Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,195,286 members, 7,957,737 topics. Date: Tuesday, 24 September 2024 at 06:38 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / 120 Mathematical Terms Translated Into Igbo (3096 Views)
100 Scientific Terms Translated Into Igbo / 120 Car Parts Translated Into Igbo / 258 Vehicle And Aircraft Types Translated Into Igbo (umu Ugbo gazie) (2) (3) (4)
120 Mathematical Terms Translated Into Igbo by scholti: 10:48pm On Dec 27, 2015 |
120 Mathematical terms translated into Igbo (and a few definitions) 1 Absolute Value- uru kpamkpam (eteraka etiti ọnụọgụgụ na efu elu akara ọnụọgụgụ.) 2 Addend - nsonye (otu nke ọnụọgụgụ a na-tinye na nsogbu mgbakwunye) 3 Adjacent angles- nsoebe akuku (akuku abuo na-eke oke akuku) 4 Algebraic expression - nkwuputa oguguakara (otu nkwuputa nwere otu maobu purugbanwe karia) 5. Alternate interior angles- Isoro ime akuku 6 Angles - akuku (a kpụrụ mgbe akara abụọ mekọrọ) 7 Angle measure - ituu akuku 8 Area - ogbe 9 Arithmetic mean- ichi-onuogugu agbaetiti 10 Average -agbaetiti 11 bar graph - eseogugu logo 12 Circle graph - eseogugu okiriki 13 Cone - ikoefu 14 Congruent - otunha (enwe otu nhà na ọdịdị) 15 Congruent angles -akuku otunha (akuku abụọ nwere otu nhàra) 16 Consecutive numbers - ọnụọgụgụ sonazu 17 Consecutive integers - ọgụgụdum sonazu 18 Coordinates -nchịkọta 19 Counting -agụta 20 Counting Principle - agụta ekweizizi 21 Counting number- agụta ọnụọgụgụ 22 Cube - akukuisi 23 Cylinder - okirikiitọ 24 Decimal - nke-iri 25 Decimal places - ebe nke-iri 26 Degree -ókè 27 Degree measure- ituu ókè 28 Denominator- ọnụọgụgụ ala/okpuruakara 29 Diameter - ngaime ( ahiri na-ekewa okiriki (circle) na ọkara. Ọ na-aga kpọmkwem site na etiti nke okiriki na-amalite na gwuchaa na nsọtụ nke okiriki.) 30 Difference -ọdi-iche 31 Digit - oguguaka (o so na ìgwè ọgụgụdum sonazu site na 0 rue 9) 32 Dividend - ọgụgụkewara (ọnụọgụgụ a na-ekewa na nsogbu nkewa) 33 Divisibiliy- idinkewa 34 Divisor- nkewaabuọ 35 Equation - nhara (nkwupụta nkaọnụọgụgụ nke na-eji ịrịba-ama hakwa otú na-egosi na nkwupụta nkaọnụọgụgụ abụọ hàra.) 36 Equilateral triangle -=eriri-nha nha-itọ 37 Even number-ọnụọgụgụ ha-otu 38 Exponent-ọnụọgụgụ-elu 39 Factor - nkewahara 40 Fundimental Principal of Counting - Ụkpụrụ nkeisi aguta 41 Graph - eseọgụgụ 42 Heptagon - akukuasaa 43 Hundreds place - ebe nari 44 Hundredths place - ebe nari asaa 45 Hypotenuse - akukulogo 46 Improper fraction - ntaọgụgụ adighiezi 47 Inequality - ahaghiotu 48 Integer- ọgụgụdum 49 Irrational Number - ọnụọgụgụ agbaghiuche 50 Isosceles triangle - ntuatọ nhara 51 Line - akara (ogologo akara na-aga ruo ebighịebi na ntụziaka abuọ) 52 Lowest Common Denominator - okpurueriri kasi-ala ọha 53 Mean- ètitiọgugu ( nkezi, nchikota nke otu ìgwè (set) ọnụọgụgụ kewara site na ọnụọgụgụ nke umu ọnụ ọgụgụ na ìgwè.) 54 Median - uru-etiti ( (O bu) uru nke etiti ìgwè ọnụọgụgụ mgbe ha na-haziri malite kasị ala ruo kasị elu. Ọ bụrụ na ndị ìgwè nwere ihe ọbụna (even) ọnụ ọgụgụ nke umu ọnụ ọgụgụ , uru-etiti bụ nkezi nke abụọ umu ọnụ ọgụgụ nke dịkarịrị nso na n'etiti 55 Mixed number -ọnụọgụgụ gbọkọrọ (Bụ ọnụọgụgụ okpu na-mejupụtara ọnụọgụgụ dum ntaọgụgụ.) 56 Mode - etuuzọ (uru maọbụ ụrụ na-abia ọtụtụ ugboro na ndepụta nke umu ọnụọgụgụ.) 57 Multiple of a number - otutu nke ọnụọgụgụ (ngwaahịa/ọputara nke ọnụ ọgụgụ ahụ na ọzọ ọnụ ọgụgụ 58 natural number - ekerendu ọnụọgụgụ ( ọgụgụdum ziriezi ọ bụla, ọnụọgụgụ agụta) 59 Negative number - ọnụọgụgụ megideọma (ọnụọgụgụ ọbụla pekari efu) 60 Number line- eriri ọnụọgụgụ 61 Numerator - ọnụọgụgụ elu (ọnụ ọgụgụ elu na ntaọgụgụ) 62 Octagon -akukuasatọ (Akukuabuo nwere akuku asato) 63 odd number - ọnụọgụgụ adabaghi (onuogugu dum na-adịghị nkewa site 2) 64 Ones place - ebe ofu (ọnọdụ onuogugu nke mbụ ọbula na-ekpe nke ntụpọ nke-iri) 65 Order of operations- nsoro ọruọru (Nsoro nke ime mfe nsogbu jiri otutu ọruọru) 66 Ordered pair - nsorowo ìgwèabuọ (achịkọta 67 Origin -Mmalite (ntụpọ 0,0 na alamfe (plain) ebe ntu x na ntu y na-ezute) 68 Parallel lines - eriri ologoyiri 69 Parallelogram - ologoyirianọ 70 Pentagon - akukuise 71 Percent - na nari 72 perpendicular lines- ologoiriitoolu ahiri (ahiri na-irutu na-etolite akuku nri.) 73 Pie chart - eseozi okiriki 74 Point (ntụpọ) ( ntu na-anọchite anya ebe kpọmkwem) 75 Positive number - onuogugu ziriezi 76 Prime number - onuogugu izizi 77 Prism - nkpuitọ 78 Probability - puruomeadi (ọnụ ọgụgụ nke omeme nwere ike ime kewara site ngụkọta ọnụọgụgụ nke puru ome) 79 Product - (ọputara/ngwaahia) (Ngwaahịa n'ihi nke nsogbu omeotutu (multiplication) ) 80 Proportion - nhara oke 81 Pythagorean Theorem - Nkọwara pythagoras (nchikota nha-anọ nke ogologo nke ụkwụ abụọ nke akukuatọ hàra ogologo nke akukulogo nha-anọ-wo) 82 Quadrilateral - Ahirianọ 83 Quotient - ọputadum (ọputa ọgụgụdum nke nkewa ogologo) 84 Radius - akaraetiti (okiriki na-amalite na etiti okiriki (circle) na-agwụ na nsọtụ nke okiriki.) 85 range - okeọdi ( idiche etiti umu uru kasị elu na kasị ala na ìgwè ọnụọgụgụ) 86 Ratio - onutunye (ntụnyere nke ọnụọgụgụ abuọ maọbụ nraibu (quantity)) 87 Rational number - Real number ziriuche 88 Real number - ọnụọgụgụ ezi (ọnụọgụgụ obula ziriuche maobu ezighiuche) 89 Reciprocal - mmegwara 90 Rectangle - akukuanọ 91 Rectangular box - igbe akukuanọ 92 Reduced fraction -ntaọgụgụ belata (ntaọgụgụ nke ọnụọgụgụ-elu na okpuruakara enweghi nkewahara.) 93 Reflection - nchezi 94 Regular polygon -ńọ́kọ́dum abuọ́dum 95 Repeating decimal- meghari nke-iri 96 Rhombus - anọ́dum 97 Right angle - akuku nri 98 Right triangle - akukuitọ́ nri 99 Sample space- efe ngwaele 100 Scatter plot - aka zizacha 101 Sphere - okirikiri 102 Square - nha-ano 103 Square root - nha-ano mgbọrọgwụ 104 Tangent - nsoaka 105 Tens place - ebe iri 106 Tenths place - ebe iri ikpe 107 Thousands place - ebe puku 108 Thousanths place - ebe puku nri 109 Transformation - ngbanweodidi (Nchikota ọbụla nke nsụgharị na nchezi) 110 Translation - nsughari (usoro ikpu ntupọ maobu ọnụọgụgụ ruo eteraka kpọmkwem ijekapiri) 111 Transversal - jeimeahiri 112 triangle inequality rule- ahiriatọ iwu adighinhara 113 Units place - ebe nkeji 114 Variable - purugbanwe 115 Vertex- nzukoakara 116 Vertical angles - akukunri akuku- (umu akuku na-megide ibe ya nke guzobere mgbe akara abuo zukoro) 117 Volume - nraoke (onuoke (volume) nke efe nraume 118 Whole number- ọnụọgụgụ dum 119 x-axis - x-ntu itọ na-anọ) 120 x-coordinate - x-nchikota 121 y-axis- ntu-y 122 y-coordiante - y-ọgụgụabuọ- (ọnụọgụgụ nke otuabuo nsorowo) odumchi, bigfrancis21, Fulaman198, lalasticlala, seun 2 Likes |
Re: 120 Mathematical Terms Translated Into Igbo by ChinenyeN(m): 1:47pm On Mar 17, 2016 |
Scolti, olia? What's the latest development on your project, if you don't mind sharing? 1 Like |
Re: 120 Mathematical Terms Translated Into Igbo by scholti: 6:38pm On Dec 28, 2018 |
It has been a while. I was engaged in other activities, so was absent for a while, but I am now considerably freer. My mind is still very much in this activity. Nothing in the intervening period has convinced me otherwise, of the need to jolt the Igbo language from its complacency. I have more ideas and I am sure, so do you and others so invested. I will create a facebook page or Whatsapp group early next year where we (those of us so interested) can come together, synergistically , as I would like this to be done 'ime ulo' or we use only Igbo here. 1 Like |
Re: 120 Mathematical Terms Translated Into Igbo by scholti: 6:39pm On Dec 28, 2018 |
ChinenyeN: It has been a while. I was engaged in other activities, so was absent for a while, but I am now considerably freer. My mind is still very much in this activity. Nothing in the intervening period has convinced me otherwise, of the need to jolt the Igbo language from its complacency. I have more ideas and I am sure, so do you and others so invested. I will create a facebook page or Whatsapp group early next year where we (those of us so interested) can come together, synergistically , as I would like this to be done 'ime ulo' or we use only Igbo here. 2 Likes |
Re: 120 Mathematical Terms Translated Into Igbo by ChinenyeN(m): 2:17am On Jan 06, 2019 |
Scholti, Ah, no worries. Feel free to inform us once you have set up those groups/platforms for collaboration, I know I am not the only one willing to contribute to such. 1 Like |
(1) (Reply)
Teach Me Your Language / Yoruba Ladies Why? / Why A Lot Of Igbos Build Mansions In The Village
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 19 |