Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,150,774 members, 7,810,003 topics. Date: Friday, 26 April 2024 at 06:37 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (145) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (291846 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (142) (143) (144) (145) (146) (147) (148) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 9:14pm On Apr 06, 2013
rijuo nnoo afo gi biko. anaghi eji aguru agu akwukwo.
ichoo ozo, enwere Burger King m dewere n'elu table, a ka di oku, ichoo gi taa ya, no wahala. rijuo nno afo gi, so that i garuo school, teacher kwuo ihe obula gi aghota ya one time wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 11:09pm On Apr 06, 2013
Toshmanism, kedu ka eke si anya anwu?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 11:16pm On Apr 06, 2013
Hey, Tosh achuwala Idongiveafuck. A ga m akakwa. Idikwa sure na o ga-enyekwa gi ihe ahu? O sikwa na ya adighi enye ije orira grin grin cheesy

Chei, Idongiveafuck dikwanu uto. Lekwanu. O dikwanu ka nwatanyi ahu tinye tatu na mmmmh mmmmh nke choro Igbu Tosh n'elu akwa mere Toshnwanyi ji gba oso na downtown Cali. Toshi anya ahu nwanyi. Igbughi nwanyi, nwanyi egbuo gi. Onwu egbughi amu, o ga- ara otu. Mana Ibukwanu crown prince of Umumkpi. Odighi ihe meganu. Carry go!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by idontgiveafuck(f): 1:21am On Apr 07, 2013
toshmann: rijuo nnoo afo gi biko. anaghi eji aguru agu akwukwo.
ichoo ozo, enwere Burger King m dewere n'elu table, a ka di oku, ichoo gi taa ya, no wahala. rijuo nno afo gi, so that i garuo school, teacher kwuo ihe obula gi aghota ya one time wink
.

lol... eziokwu ki na ako.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 3:21am On Apr 07, 2013
agabaI23: Hey, Tosh achuwala Idongiveafuck. A ga m akakwa. Idikwa sure na o ga-enyekwa gi ihe ahu? O sikwa na ya adighi enye ije orira grin grin cheesy

Chei, Idongiveafuck dikwanu uto. Lekwanu. O dikwanu ka nwatanyi ahu tinye tatu na mmmmh mmmmh nke choro Igbu Tosh n'elu akwa mere Toshnwanyi ji gba oso na downtown Cali. Toshi anya ahu nwanyi. Igbughi nwanyi, nwanyi egbuo gi. Onwu egbughi amu, o ga- ara otu. Mana Ibukwanu crown prince of Umumkpi. Odighi ihe meganu. Carry go!
maka chi agaba123 i di raw. Chai! Ma asi na m amaghi gi, m gara asi na obu...
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 2:46pm On Apr 07, 2013
agabaI23: Hey, Tosh achuwala Idongiveafuck. A ga m akakwa. Idikwa sure na o ga-enyekwa gi ihe ahu? O sikwa na ya adighi enye ije orira grin grin cheesy

Chei, Idongiveafuck dikwanu uto. Lekwanu. O dikwanu ka nwatanyi ahu tinye tatu na mmmmh mmmmh nke choro Igbu Tosh n'elu akwa mere Toshnwanyi ji gba oso na downtown Cali. Toshi anya ahu nwanyi. Igbughi nwanyi, nwanyi egbuo gi. Onwu egbughi amu, o ga- ara otu. Mana Ibukwanu crown prince of Umumkpi. Odighi ihe meganu. Carry go!
shocked shocked shocked
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 4:51pm On Apr 07, 2013
ATMC: maka chi agaba123 i di raw. Chai! Ma asi na m amaghi gi, m gara asi na obu...
Ochi atogbugo m. Na o bu gini asa? Tiwaara m aku oyibo nsugbe. grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:31pm On Apr 07, 2013
agabaI23: Hey, Tosh achuwala Idongiveafuck. A ga m akakwa. Idikwa sure na o ga-enyekwa gi ihe ahu? O sikwa na ya adighi enye ije orira grin grin cheesy

Chei, Idongiveafuck dikwanu uto. Lekwanu. O dikwanu ka nwatanyi ahu tinye tatu na mmmmh mmmmh nke choro Igbu Tosh n'elu akwa mere Toshnwanyi ji gba oso na downtown Cali. Toshi anya ahu nwanyi. Igbughi nwanyi, nwanyi egbuo gi. Onwu egbughi amu, o ga- ara otu. Mana Ibukwanu crown prince of Umumkpi. Odighi ihe meganu. Carry go!
Faketanu m oo cheesy
Mbaaaaao, adabekee wu nwanne m nwayi . M chuo ya, anyi ga akwa ala na village shocked
So no fear. O wu Blackpikin na acho ilu adabekee. But Blackpikin achoghi ibia hu m Anya. angry

Anyway, no fear. Faketanu mooo cheesy

Fake, kee maka felimbombo?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:11pm On Apr 07, 2013
toshmann:
Faketanu m oo cheesy
Mbaaaaao, adabekee wu nwanne m nwayi . M chuo ya, anyi ga akwa ala na village shocked
So no fear. O wu Blackpikin na acho ilu adabekee. But Blackpikin achoghi ibia hu m Anya. angry

Anyway, no fear. Faketanu mooo cheesy

Fake, kee maka felimbombo?
Bia Tosh Adabeke na Idongiveafuck abu ofu onye? O dika inurula ihe? Amaghi m gi ka onye nnuru ihe

Tosh muna Feli ekwutubeghi since o biara be m bia juo ase gi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 7:44pm On Apr 07, 2013
agabaI23: Ochi atogbugo m. Na o bu gini asa? Tiwaara m aku oyibo nsugbe. grin grin
na o bu emmm, echefuela m ife m choro ikwu...lol
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 11:00pm On Apr 07, 2013
ATMC: na o bu emmm, echefuela m ife m choro ikwu...lol

Ngwanu ka m chere ruo mgbe i chetere ihe I choro ikwu wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:02pm On Apr 07, 2013
agabaI23: Bia Tosh Adabeke na Idongiveafuck abu ofu onye? O dika inurula ihe? Amaghi m gi ka onye nnuru ihe

Tosh muna Feli ekwutubeghi since o biara be m bia juo ase gi.
Nani gi wu Onye n'amaghi na adabekee wu idontgiveaf-ck. lol. Odika iñuru la ihe ozo, fake grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by idontgiveafuck(f): 2:16am On Apr 08, 2013
toshmann:
Nani gi wu Onye n'amaghi na adabekee wu idontgiveaf-ck. lol. Odika iñuru la ihe ozo, fake grin

lmaooo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:12am On Apr 08, 2013
Ada don't mind faketan ( agaba419)
O na añuri ihe di añaa na south London before ndi mpa ya emee insist na o ga alururula nwayi, bia parcel uo ya one elewe-ukwu-egbuo-nnama the guy ji cool-uo down. But occasionally the thing me eme kwa ya n'ishi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:19pm On Apr 08, 2013
toshmann:
Nani gi wu Onye n'amaghi na adabekee wu idontgiveaf-ck. lol. Odika iñuru la ihe ozo, fake grin
Okotorigba, wampoto, mmiri ama efi n'anya. Enweghi m idea. Buru gawa
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Promoe(m): 9:17am On Apr 10, 2013
idontgiveafuck a.k.a adabeke12, obu na ban gi emebe expire
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nwulia(f): 12:35am On Apr 11, 2013
Nde wooo!!!,Ndi Igbo Ndi oma
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:50am On Apr 11, 2013
ndewo ada mmadu, cheesy
ibiala.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 6:43am On Apr 11, 2013
Ndewo nwayi oma
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by adabeke12(f): 10:41am On Apr 11, 2013
Promoe: idontgiveafuck a.k.a adabeke12, obu na ban gi emebe expire

aaaa. i'm so happy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 10:50am On Apr 11, 2013
adabeke12:

aaaa. i'm so happy
I guess you don't understand Igbo very well undecided

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 11:23am On Apr 11, 2013
Where are my ndi nkem?

Adaobi & Adabekee !!
Ada I ga alu m cheesy

Where is ifyalways?
Ifyyyyyyyyyyyy!!!!!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 12:01pm On Apr 11, 2013
^Je guo akwukwo gi tongue

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by adabeke12(f): 12:29pm On Apr 11, 2013
Eze Promoe:
I guess you don't understand Igbo very well undecided

didnt you ask if i have been unbanned?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 12:39pm On Apr 11, 2013
otele: Where are my ndi nkem?

Adaobi & Adabekee !!
Ada I ga alu m cheesy

Where is ifyalways?
Ifyyyyyyyyyyyy!!!!!


Otele ! Kekwanu ? Longest time.

Adabeke !!! You are finally free ?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by adabeke12(f): 12:44pm On Apr 11, 2013
adaobi123:

Otele ! Kekwanu ? Longest time.

Adabeke !!! You are finally free ?

yeah i know smiley... i can't stand these horrible moderators
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 12:45pm On Apr 11, 2013
Adabekee, welcome back from nairaland gulag.
Otele, longest time. O di ka papa gi o nyeghachila gi your laptop grin
Anyway no wahala, adabekee ewepula foto ahu papa gi jiri nara gi laptop. but odika I ka n'achokwa Onye ga alu gi.

Anyway Ify na acho 6th husband or 21st boyfriend. Gaa mee apply ka imara nke ga e-fit-i gi
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by adabeke12(f): 12:49pm On Apr 11, 2013
toshmann: Adabekee, welcome back from nairaland gulag.
Otele, longest time. I ka n'achokwa Onye ga alu gi.

Anyway Ify na acho 6th husband or 21st boyfriend. Gaa mee apply ka imara nke ga e-fit-i gi
lol... dalu nwoke oma
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 12:51pm On Apr 11, 2013
adabeke12:
lol... dalu nwoke oma
Ndewo nwanne m nwayi. Biko tinye foto Di mma na profile-u gi. Etiinyekwala nke papa otele ga eji Nara ya laptop ya again grin

Ima na otele ka wu minor. Ya na daddy ya ka bi
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 12:59pm On Apr 11, 2013
adabeke12:

yeah i know smiley... i can't stand these horrible moderators

Ndo nne.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 1:30pm On Apr 11, 2013
adabeke12:

didnt you ask if i have been unbanned?
Ajurum gi otu ihe, i sam ihe ozo


Promoe: idontgiveafuck a.k.a adabeke12, obu na ban gi emebe expire
adabeke12:

aaaa. i'm so happy

Ajurum gi na i n'ewe iwe ka i n'achi ochi grin

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 1:37pm On Apr 11, 2013
Otele agbaalanuo ooooo
Otele mgbeke
Otele lere metu
Otele nti ele
Otele one chance


Adaobi m kiss kiss kiss

Adabekee I'm coming to Boston this summer. I ga alu m?
Biko tinyekwa picture gi ahu m like ofuma

Toshman what's your biz with laptop m angry

Eze P, what's gwan?

(1) (2) (3) ... (142) (143) (144) (145) (146) (147) (148) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 33
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.