Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,162,825 members, 7,851,778 topics. Date: Thursday, 06 June 2024 at 07:52 AM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (196) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (295170 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (193) (194) (195) (196) (197) (198) (199) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:32pm On Jan 05, 2014
Agaba na Skimpy na aghori onwe ha. Skimpy si be Agaba ga crusade,Agaba si be Skimpy ga evangelism. cheesy

Ngwanu,Ify si na ulo Tosh ga go-a-fishing. Ndi Engli-Igbo batara na threadia deme nu oo.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by IGBO1STSON(m): 8:43pm On Jan 05, 2014
skimpychick: Umu igbo ndeewo nu. Igbo 1st son nke a karirim o grin ka umunne anyi ndi ozo bia tinye onu. Idid tOo much bro, ya diri gi n'mma.
ISEEEEE, ya diri kwa gi na mma ada anyi nwanyi,Onye nwe anyi gozie gi na ndi be gi na aha JESU CHRISTI,amen
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 8:48pm On Jan 05, 2014
Ify nwanne ma crusade o, ma evangelism o ha niile wu otu ihe grin. Go fishing dikwa included. Nke onye n'eme ya jisie ike . Ka onye nwe anyi nonyere anyi. @igbo1stson ejim alike asusu owerri kpa cheesy. Oji arilam mma n'ahu grin onye shi ala owerri arii ya mma ya para lii grin grin

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by IGBO1STSON(m): 8:50pm On Jan 05, 2014
wink grin
agabaI23: Okpara Igbo, I na-anwa. Mana ihe m turu anya n'aka gi dika okpara Igbo karirI ihe i dere. Anyhow, i na- agbali.
grin
agabaI23: Okpara Igbo, I na-anwa. Mana ihe m turu anya n'aka gi dika okpara Igbo karirI ihe i dere. Anyhow, i na- agbali.
,nwannem biko ewe kwala iwe,ndigbo si na onye Chi nyere eze,mmadu apughi na ya,ngwo gwo,okwa gi wa ma egwu ahu umunwanyi n'agu,mana o bu Chineke shiri OKPARA NDIGBO 1 of nairaland,lol mana so so mu na chim mere eshishi/mme mme ahu,IGBO KWEZUO NU OOOO,YAH,most proudly ONYE IGBO.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by IGBO1STSON(m): 8:54pm On Jan 05, 2014
skimpychick: Ify nwanne ma crusade o, ma evangelism o ha niile wu otu ihe grin. Go fishing dikwa included. Nke onye n'eme ya jisie ike . Ka onye nwe anyi nonyere anyi. @igbo1stson ejim alike asusu owerri kpa cheesy. Oji arilam mma n'ahu grin onye shi ala owerri arii ya mma ya para lii grin grin
nwanem nwanyi biko gwa ha na OWERRI WU OKE MBA,ihe uyo anyi n'amasi,asusu owerri anyi ri uto,o ri nma,o ri 2much,biko gawaram ala owerri daa,mua ne ti apo ala owerri muru m.CHUKWU nonyere dada'm.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 9:10pm On Jan 05, 2014
Ifylicious nwa ka chineka mee gi fishers of men. I bu ezigbo nwa chukwu huru n'anya.ka onye nwe anyi gozie gi mmaji kwuru mmaji n'ime afo a na mgbe niile.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 9:31pm On Jan 05, 2014
jayrule: well i'm chattin from lagos... Where are you chattin from
Amurika tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by squaddy(m): 10:36pm On Jan 05, 2014
ndi banyi biko unu ewe ni iwe maka etomu na mba so agama su nka na olu bekee

@igbo first son...seems like you are the crowned eze ndi igbo of nairaland...I suggest we organize a get together of some sort at least to enable us know each other facially since NL is a faceless forum and as well as drive in a longer dagger into the hearts of ndi ofenmanu so they can go and die of jealousy...my thoughts though...ndi banyi ke ife unu lo?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by jayrule(m): 3:41am On Jan 06, 2014
AdannayaBella:
Amurika tongue
obodo bekee ?? :|.... Which one b Amu-rika. Well, where in the states?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 8:04am On Jan 06, 2014
Chai, Umu Igbo, otekwala o.
Kee ka aro ofuru unu di?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by IGBO1STSON(m): 6:50pm On Jan 06, 2014
squaddy: ndi banyi biko unu ewe ni iwe maka etomu na mba so agama su nka na olu bekee

@igbo first son...seems like you are the crowned eze ndi igbo of nairaland...I suggest we organize a get together of some sort at least to enable us know each other facially since NL is a faceless forum and as well as drive in a longer dagger into the hearts of ndi ofenmanu so they can go and die of jealousy...my thoughts though...ndi banyi ke ife unu lo?
hmmnn nwannem,odi kwa mma,come and catch up with at FUTO.and i was coronated OPARA NDIGBO 1 Of nairaland in my dreams. smiley smiley wink grin cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by IGBO1STSON(m): 6:52pm On Jan 06, 2014
Eze Promoe: Chai, Umu Igbo, otekwala o.
Kee ka aro ofuru unu di?
chai Eze igbonairaland,otela oie otu i mere
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 10:57pm On Jan 06, 2014
IGBO_1ST_SON: wink grin grin,nwannem biko ewe kwala iwe,ndigbo si na onye Chi nyere eze,mmadu apughi na ya,ngwo gwo,okwa gi wa ma egwu ahu umunwanyi n'agu,mana o bu Chineke shiri OKPARA NDIGBO 1 of nairaland,lol mana so so mu na chim mere eshishi/mme mme ahu,IGBO KWEZUO NU OOOO,YAH,most proudly ONYE IGBO.

Nwanne iwe gi adila oku. Asighi m na I bughi okpara Igbo, asiri na ilu gi agbaghi okpurukpu ka ilu okapra Igbo ga-atu. Emechara si na I gbaliri nke oma.

Udo diri gi!!
skimpychick: Ifylicious nwa ka chineka mee gi fishers of men. I bu ezigbo nwa chukwu huru n'anya.ka onye nwe anyi gozie gi mmaji kwuru mmaji n'ime afo a na mgbe niile.
Nne o di ka okwu m ekweghizigi okwukwu grin grin
Okwa mkpebi gi a oo wink wink Ka o lastikwa
Nke a bu inyere gi aka ka mkpebi afo ohuru gi a rue onwa March. Ewezugi ya, onwa Feb ga okara, ozioma anaaa ka nai tongue tongue

Ekpere m bu ka mkpebi site n'afo rue n'afo n'aha Jesus!!!!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 6:11am On Jan 07, 2014
IGBO_1ST_SON: chai Eze igbonairaland,otela oie otu i mere
Nwannem o, adim mma. Gi kwanu?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by IGBO1STSON(m): 9:18am On Jan 07, 2014
agabaI23:

Nwanne iwe gi adila oku. Asighi m na I bughi okpara Igbo, asiri na ilu gi agbaghi okpurukpu ka ilu okapra Igbo ga-atu. Emechara si na I gbaliri nke oma.

Udo diri gi!!
Nne o di ka okwu m ekweghizigi okwukwu grin grin
Okwa mkpebi gi a oo wink wink Ka o lastikwa
Nke a bu inyere gi aka ka mkpebi aha ohuru gi a rue onwa March. Ewezugi ya, onwa Feb ga okara, ozioma anaaa nai tongue tongue

Ekpere m bu ka mkpebi site n'afo rue n'afo n'aha Jesus!!!!
nwannem ndewo ONYE nwe anyi gozie gi daa smiley
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 10:13am On Jan 07, 2014
ifyalways: Agaba na Skimpy na aghori onwe ha. Skimpy si be Agaba ga crusade,Agaba si be Skimpy ga evangelism. cheesy

Ngwanu,Ify si na ulo Tosh ga go-a-fishing. Ndi Engli-Igbo batara na threadia deme nu oo.
O ji onu kara umunna
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by IGBO1STSON(m): 4:39pm On Jan 07, 2014
Eze Promoe:
Nwannem o, adim mma. Gi kwanu?
BRO ITS BECAUSE OF PPLE LIKE U AND MY FEW IGBO BROS AND SIS. THAT MADE ME JOINED NAIRALAND,AV BEING A GUEST FOR LONG AND WATCH PPLE LIKE DAYO KANU, IBOKILLER ETC,MAKE A LIVING OUTTA IGBO BASHING SO I JOINED TO COMPLEMENT THE EFFORTS OF PPLE LIKE U,DEDE1,ASHA 80,ONE NAIRA,TONYCHRISTOPHER,ETC,PLS KEEP UP DA GOOD WORK,AM 4 WEEKS OLD ON NAIRALAND. wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 8:46pm On Jan 07, 2014
@agAba anulam ihe ikwuru jehova na adi ndu rue mgbe ebighiebi. O kakwara gi mma n inyefere ndu gi n'aka jisos okpara chineke. Bia olee ebe tosh no. Agwo otuola ya na america. Tosh eeeee anam e miss gi o.amam na aru di.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 8:54pm On Jan 07, 2014
skimpychick: @agAba anulam ihe ikwuru jehova na adi ndu rue mgbe ebighiebi. O kakwara gi mma n inyefere ndu gi n'aka jisos okpara chineke. Bia olee ebe tosh no. Agwo otuola ya na america. Tosh eeeee anam e miss gi o.amam na aru di.
Ndu di naka Jisos far tee. Jisos na-adi ndu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 1:08pm On Jan 08, 2014
IGBO_1ST_SON: BRO ITS BECAUSE OF PPLE LIKE U AND MY FEW IGBO BROS AND SIS. THAT MADE ME JOINED NAIRALAND,AV BEING A GUEST FOR LONG AND WATCH PPLE LIKE DAYO KANU, IBOKILLER ETC,MAKE A LIVING OUTTA IGBO BASHING SO I JOINED TO COMPLEMENT THE EFFORTS OF PPLE LIKE U,DEDE1,ASHA 80,ONE NAIRA,TONYCHRISTOPHER,ETC,PLS KEEP UP DA GOOD WORK,AM 4 WEEKS OLD ON NAIRALAND. wink
You are welcome to Nairaland.
Oru anyi ebea bu ijiri ihe edemede ichekwa aha Ndigbo, ka ndi mba ozo ghara imebi ha.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by IGBO1STSON(m): 2:10pm On Jan 08, 2014
Eze Promoe:
You are welcome to Nairaland.
Oru anyi ebea bu ijiri ihe edemede ichekwa aha Ndigbo, ka ndi mba ozo ghara imebi ha.
ndewo dede'm Chukwu gozie unu nile n'aha Jisos,Amen wink wink wink

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 3:06pm On Jan 08, 2014
ekelem unu ndi oma....abum nwan afor igbo,muwan ga'ekwu ya na'ike na'ike
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by IGBO1STSON(m): 9:04pm On Jan 08, 2014
Ndigbo kwenu oooo,biko ka anyi nu olu unu,ka unu umu nwafo igbo,kwuo onu unu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 10:02pm On Jan 08, 2014
Agaba igbo niile gini ka isi na mere gi? Akam dikwa ocha o. Afo ohuru ebidola. Kedu ihe bu ur new year resolution. Ama m na I ga ejide ofu asa na afo a. Owughikwa nke rikwurikwu grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 10:52pm On Jan 08, 2014
skimpychick: Agaba igbo niile gini ka isi na mere gi? Akam dikwa ocha o. Afo ohuru ebidola. Kedu ihe bu ur new year resolution. Ama m na I ga ejide ofu asa na afo a. Owughikwa nke rikwurikwu grin
Okwa gi ka m choro I jide. Bia ka jide gi
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:20am On Jan 09, 2014
umunne m na umunn m, ndaalu nu o, hapu nu year unu ncha. cheesy
nwa mama ka di ndu o, kama owu paga m now ji obi olugbo bia. and i blame umuoma nile m churu na afo gara aga angry
ha mere m aru, mebie my xmas, ugwo m ji now wu ekwenkugba angry
therefore, this year, my nu yr resolution wu. . . no more umuasa angry

https://www.youtube.com/watch?v=MrTz5xjmso4


from now on, m ga eleba anya ebe umunwayi joro njo nu . . . cool
biko onye nwere number umu obasanjo ka m si ebe ahu start-ia
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:22am On Jan 09, 2014
and biko onye obula ma any agboghobia joro njo, correct njo, njo eji eme advert, ya mee ka m mara. owu mu na ha this year cool

ifynkwa, enwere nke i ma?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 1:55pm On Jan 09, 2014
Bros eee ndi joro njo ga akpa gi nti o. Maka na ha were iwe njo ahu ha joro mee gi something eee hmm akam ,ukwu m adighi kwa ya .Oka kwa mma nke iji jisie ya ike.ndia joro njo otu ahu ka obi ha jokwara njo too grin. Ka I na acho cheap article cheesy grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by IGBO1STSON(m): 10:00am On Jan 10, 2014
toshmann: umunne m na umunn m, ndaalu nu o, hapu nu year unu ncha. cheesy
nwa mama ka di ndu o, kama owu paga m now ji obi olugbo bia. and i blame umuoma nile m churu na afo gara aga angry
ha mere m aru, mebie my xmas, ugwo m ji now wu ekwenkugba angry
therefore, this year, my nu yr resolution wu. . . no more umuasa angry

https://www.youtube.com/watch?v=MrTz5xjmso4


from now on, m ga eleba anya ebe umunwayi joro njo nu . . . cool
biko onye nwere number umu obasanjo ka m si ebe ahu start-ia
lmao......Chineke biko o wu gini ka umuasa na umuagboghbia mere gi?ha richara ego gi nile?biko hapu umuasa tinye okwukwe,nkasiobi na olile-anya na JESU CHRISTI,maka na obu nani Ya ge nyere gi aka,nwanne obi di m uto,otu i choro i hapu umuasa.smileywink:*8-)
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by IGBO1STSON(m): 10:05am On Jan 10, 2014
Chei Chi m,le otu ha na cho nde joro njo,mana okwa unu ma na nde joro njo ne'we iwe maka njo ahu ha joro,dede m onye n'acho nde joro njo,lebara anyi na ala Yoruba,maka ndi ahu joro njo di egwu,i ga aluzi nwanyi onye ofe........oil.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 12:36pm On Jan 10, 2014
Bia ndi a nile kpoga ndi ofe mmanu, olee ihe ha mere unu?
Bikonu, legharia anya, rapu ha.

Che echiche gbasara ala gi rapu ndi ozo.

oookwa..!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 2:59pm On Jan 10, 2014
IGBO_1ST_SON: BRO ITS BECAUSE OF PPLE LIKE U AND MY FEW IGBO BROS AND SIS. THAT MADE ME JOINED NAIRALAND,AV BEING A GUEST FOR LONG AND WATCH PPLE LIKE DAYO KANU, IBOKILLER ETC,MAKE A LIVING OUTTA IGBO BASHING SO I JOINED TO COMPLEMENT THE EFFORTS OF PPLE LIKE U,DEDE1,ASHA 80,ONE NAIRA,TONYCHRISTOPHER,ETC,PLS KEEP UP DA GOOD WORK,AM 4 WEEKS OLD ON NAIRALAND. wink


nna. m imere nke oma mana dalu....igbo amaka agaghi ano ebe ana ako igbo onu...asi na ONYE FU EBE AMU NA EKWE ODIKA OGA ARAGBU OTU.... umu igbo mmamma nu...obu ome ka nna ya nwa amichi di na nnewi wuru kwa onye amuru na owerri anyi ka ana akpo owerri nchi isii Bia wuru nnukwu ogo na ukwuani

mana ka anyi kwanite onodu igbo na asu igbo...umu ba anyi na agbani and ikpu umu ada anyi kacha uto....


mana ka gbagodi ncha ka odikwa ka ana eme....ana akwado ije calabar fu ekaette...ogbu go m...


udo diri unu ..


nwanna ekene kwara m gi na ina ahu oru..mana Andre uweh na agbani nwa si isinweke eke n m gi.

(1) (2) (3) ... (193) (194) (195) (196) (197) (198) (199) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 49
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.