Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,165,390 members, 7,861,090 topics. Date: Friday, 14 June 2024 at 11:52 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (193) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (295568 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (190) (191) (192) (193) (194) (195) (196) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 6:46am On Dec 18, 2013
^M ga-enyegi wound this guy angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by hurricaneChris: 6:51am On Dec 18, 2013
woky: nwanne, why u no dy visit the Catholic thread naa


Anyi odizikwa na nma


Ogini na ese


Hahaha. Onye oma, onweghikwa ihe na-ese ooo. Kama oru m siri ezigbo ike n'oge ekeresimesi a. Many clients choro iba n'ulo ofuru ha during xmas.....and that subjects us to pressure.

Iga ahu m na that thread today!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by hurricaneChris: 6:55am On Dec 18, 2013
ifyalways:
Asha,wislet na Freecocoa(temporal) bi na Owerre.

Agaba na tosh,so nani onu ka unu nwere? Offer m mere kemgbe otu izu uka ka dikwa open. Nkwa for bed,ego for hand cheesy

Danny,hurricane,Woky,Ngwakwe, ekeresimesi oma nu.

Ify inwere onu jaree.
Kedu ka-esi ahazi emume a nke afa a?

Ngwa bia oburu na iga alota owerri, ga nara ha ofu isi ewu na Igwari Oba
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:26am On Dec 18, 2013
Agaba 150 pounds di ntakiri n'anya gi? Akpa skull gi adi ato? O nwere ihe I ga-eme m now Ify na emebeghi mbu? Mscheew
Ngwa,a choro m charity cheesy

Tosh,lol boys tetlow chugburu onwe ha na nwanyi. Ten kobo no gum dem nyash ooh. Onu na fine boy ka ha ji aga.

Skimpy, Agaba asi na o bi na Owerri? Oh chim. Agaba e sorola Felicia laa garden park? Uwa e kpuola oo. Lol

Ngwakwe,same to yous. Hurricane,ima how far. Chai, owerri aguwala m o. Nda chi na wethral; fried and peppered eju na ugba things. cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Lilimax(f): 12:13pm On Dec 18, 2013
agabaI23: O nani Ify ka ihuru here? Umuazi ugbua amarozi etuy esi ekele ndi toro ha.
Biko onye ka i na-akpo umuazi?
A ma m n'oburo m undecided
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Lilimax(f): 12:15pm On Dec 18, 2013
skimpychick: Umu igbo mma mma nu. Ama m na onye obula no nke oma. Chineke goziri anyi nile site na january ruo na onwa december. Ekene diri jehova onye nwe mmadu.

Okwu gi kwu oto!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 5:15pm On Dec 18, 2013
ATMC: ^M ga-enyegi wound this guy angry
O maka why? Adokara m panti gi?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 5:22pm On Dec 18, 2013
ifyalways: Agaba 150 pounds di ntakiri n'anya gi? Akpa skull gi adi ato? O nwere ihe I ga-eme m now Ify na emebeghi mbu? Mscheew
Ngwa,a choro m charity cheesy

Tosh,lol boys tetlow chugburu onwe ha na nwanyi. Ten kobo no gum dem nyash ooh. Onu na fine boy ka ha ji aga.

Skimpy, Agaba asi na o bi na Owerri? Oh chim. Agaba e sorola Felicia laa garden park? Uwa e kpuola oo. Lol

Ngwakwe,same to yous. Hurricane,ima how far. Chai, owerri aguwala m o. Nda chi na wethral; fried and peppered eju na ugba things. cheesy
Oburu GBP 150 ka m choro, Ify, agaghi m asi gi na owu na-asa m. Onwere ihe boy na-akari. I choonu I kpari m inye m sign angry

Ify kwuo ihe doro gi anya. Skimpy gbachi ya nkiti. Bia ka anyi hu. A ga m enye gi address. Nye m ekwe nti gi lka anyi kwuo nokia to nokia wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 5:23pm On Dec 18, 2013
Lilimax:
Biko onye ka i na-akpo umuazi?
A ma m n'oburo m undecided
O nne, I mego agadi? I karanu agwa m na-agadi na-ebidozi n'aro iri abuo wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 7:17pm On Dec 19, 2013
Kpom! Kpom!! Kpom!!!

Ole ndi no ebe a? Ana m ekele o! cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:44pm On Dec 19, 2013
berem: Kpom! Kpom!! Kpom!!!

Ole ndi no ebe a? Ana m ekele o! cheesy cheesy
Nno, imere ekpo ole? Ba'ama uyo uyo ma'agi
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ngwakwe: 8:35pm On Dec 19, 2013
Agaba, ndighi address ebe ibi na Owerri?

I bu Landlord ka o bu tenant?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 8:40pm On Dec 19, 2013
agabaI23: Nno, imere ekpo ole? Ba'ama uyo uyo ma'agi
Obu asusu Owerri ka I na asu? Chai! Asusu Owerri na atuto n'onu isu ya. cheesy
Daalu nwanne. smiley
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:01pm On Dec 19, 2013
Ngwakwe: Agaba, ndighi address ebe ibi na Owerri?

I bu Landlord ka o bu tenant?
Agaba wu "squatter" grin
Address ya wu "backyard ndi ulo "lekwe-ntu" grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 12:21am On Dec 20, 2013
Ngwakwe: Agaba, ndighi address ebe ibi na Owerri?

I bu Landlord ka o bu tenant?
E bi m side Worldbank.
toshmann:
Agaba wu "squatter" ;Address ya wu "backyard ndi ulo "lekwe-ntu" grin
Tosh I hula gi? I chere na m bu gi? grin grin grin grin Tosh atogo n'ulo nwanyi tatoo tongue tongue tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ngwakwe: 5:28am On Dec 20, 2013
Odikwa nma.

Amam, I n'enweta ikuku ndu ebe ahu karia Tosh bi na Tetlow ebe uzu n'adighi ekwe mmadu hie ura ehihie.


agabaI23: E bi m side Worldbank. Tosh I hula gi? I chere na m bu gi? grin grin grin grin Tosh atogo n'ulo nwanyi tatoo tongue tongue tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 6:34am On Dec 20, 2013
Ezigbo ndi Igbo nile, ututu oma nu.
amam na anyi rahu ura binikwa n'udo?
Ekene diri Oseburuwa.


Umunnem, ndi nile laga ulo ekeresimesi, anam asi o, gaa nke oma maa lota n' udo.

This is one of the best christmass of my life.

Ndi ohuru anyi nwegasi n'eriri a, anam asi o, nnoo.

Ya gaziere unu ubochi taa! Isee!

cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by woky: 7:57am On Dec 20, 2013
Maria-Goretti:
Ezigbo ndi Igbo nile, ututu oma nu.
amam na anyi rahu ura binikwa n'udo?
Ekene diri Oseburuwa.


Umunnem, ndi nile laga ulo ekeresimesi, anam asi o, gaa nke oma maa lota n' udo.

This is one of the best christmass of my life.

Ndi ohuru anyi nwegasi n'eriri a, anam asi o, nnoo.

Ya gaziere unu ubochi taa! Isee!

cheesy

M-G
ur igbo too pure joor , hw wish i can write it the way you do

*learning*

mtcheeeeew.. Regretin why i grow up in north.. Is not my fault anyway..




Ndewo nu ooo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 6:59pm On Dec 20, 2013
woky: M-G
ur igbo too pure joor , hw wish i can write it the way you do

*learning*

mtcheeeeew.. Regretin why i grow up in north.. Is not my fault anyway..




Ndewo nu ooo
if you can read it, am sure you can write.
dont worry, I will pray for you
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 10:39pm On Dec 20, 2013
Maria-Goretti:

if you can read it, am sure you can write.
dont worry, I will pray for you
Prayer warrior
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:50pm On Dec 20, 2013
Ngwakwe: Odikwa nma.

Amam, I n'enweta ikuku ndu ebe ahu karia Tosh bi na Tetlow ebe uzu n'adighi ekwe mmadu hie ura ehihie.


anyi anaghi ehi ura ehihie, anyi choro iku nkwa. . . 2/4/7 cool

agabaI23: E bi m side Worldbank. Tosh I hula gi? I chere na m bu gi? grin grin grin grin Tosh atogo n'ulo nwanyi tatoo tongue tongue tongue
tottoo ka mma karia ndi ji agwo n'ulo grin

agabaI23: Prayer warrior
hapuru m prayer warroir m, one day aga aza this prayer, nwa mama agbada naija bia buru asa m final,
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 11:03pm On Dec 20, 2013
toshmann:
anyi anaghi ehi ura ehihie, anyi choro iku nkwa. . . 2/4/7 cool


tottoo ka mma karia ndi ji agwo n'ulo grin


hapuru m prayer warroir m, one day aga aza this prayer, nwa mama agbada naija bia buru asa m final,
Asiri m tattoo obughi tottoo, crown prince of umumkpi
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:11pm On Dec 20, 2013
agabaI23: Asiri m tattoo obughi tottoo, crown prince of umumkpi
grin grin grin grin

ma tattoo ma tottoo ha ka agwo mma cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 8:14am On Dec 21, 2013
agabaI23: Prayer warrior
lol, ichoro kam kpere gi?
okwa ihe n'ewuzi kita o......nodukwa ebe ahu acho nkwa.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ngwakwe: 10:55am On Dec 21, 2013
Nkaa bu maka ndi bi abrodu (Igbos in Diaspora - internal/external)

O buru na ilotala Alaigbo site n'mba ozo ebe ibi, koro anyi ihe ohuru ihuru na Obodo gi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 11:48am On Dec 21, 2013
toshmann:
grin grin grin grin

ma tattoo ma tottoo ha ka agwo mma cheesy

smiley smiley
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 12:21pm On Dec 21, 2013
Ngwakwe: Nkaa bu maka ndi bi abrodu (Igbos in Diaspora - internal/external)

O buru na ilotala Alaigbo site n'mba ozo ebe ibi, koro anyi ihe ohuru ihuru na Obodo gi.
nna I kara ekwu udika ihe ohuru I choro inu maka ya. A mam boys threadia(a choghim ikpo anybarry aha). Ha nwere ike I bia ugbu a kowara anyi maka new hotels esp ebe ana eme sharp sharp nkwa,tombo na ugba joints, apiam ways etc. cheesy

Ihe anyi choro inu bu good news - development .
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:11pm On Dec 21, 2013
Ify Onye ara grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by RedEboe(m): 7:22pm On Dec 21, 2013
Here's inviting all true Igbo sons and daughters to come support this new Igbo television project.

Watch trailer here:
https://www.youtube.com/watch?v=nLt5Y7QoKTc

Don't just stop at watching this trailer,endeavor to support this project with donations,sponsorships and above all,prayers.

Igbo Mmammanu o!


LIKE US on Facebook here: http:///1huh7lq

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:21pm On Dec 21, 2013
nice @ikenga. tv. . . cheesy
biko unu ga egosi film-u ndi gba oto na aku nkwa life cool . . . .
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ngwakwe: 5:52am On Dec 22, 2013
Odika Obi adighi gi nma maka ngbanwe 21st century enwere n'oge di ugbu-a

I choro k'anyi lahachi azu n'oge mgbe ochie?

Tosh, kpachara anya, umu ntachiri nele gi, ima ma ichoro ikwasi ha iko n'ike.

toshmann: nice @ikenga. tv. . . cheesy
biko unu ga egosi film-u ndi gba oto na aku nkwa life cool . . . .
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:24am On Dec 22, 2013
Chioma Chukwuka mara nma. kiss Ndi Ikenga deme nu. O nwere udika Ikenga Ify na a-like. Chaiiiiiiiiiii,Odogwu Ikenga. cheesy
Ok,taa wu ubochi uka,ubochi nso. Ka m gbagodi breaki.

(1) (2) (3) ... (190) (191) (192) (193) (194) (195) (196) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 35
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.