Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,160,815 members, 7,844,644 topics. Date: Thursday, 30 May 2024 at 03:51 AM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (52) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (294575 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (49) (50) (51) (52) (53) (54) (55) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 2:38am On Jul 22, 2012
Odunnu:

Onwere ototo ihe? Ihe ya o na arukwa olu? Checky go di these two attributes and get back to me, nwanyi ukwuoma grin
nani m nwere the authority ikwu nke a angry ukwuoma wu nke nani m cool
ukwu belgium. ukwu ginger. akpa ya aka o za one time. ukwu ify wu made in manhattan grin
thank God toshman na agaba anoghi here. mmadu gara ina enwe unnecessary high blood pressure. cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 2:58am On Jul 22, 2012
Ndi di nma kee kwanu?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 3:02am On Jul 22, 2012
odumchi: Ndi di nma kee kwanu?
O di nma nwa avo. Gi kwa?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 3:06am On Jul 22, 2012
ChinenyeN:
O di nma nwa avo. Gi kwa?

grin

Nna, anyi na ekele Chineke. Asim ka m bia zonyere unu ukwu.

Ify panyenuru mu na Chinenye efere nsisa na anu ewu. cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 3:17am On Jul 22, 2012
N'ezie Chukwu du mma le o dobere anyi, nunu anyi nri ntanua. (Izii) grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 7:34pm On Jul 22, 2012
ChinenyeN: N'ezie Chukwu du mma le o dobere anyi, nunu anyi nri ntanua. (Izii) grin

M ghotara ya!! grin

Madam Ifyi, ele kwanu iri ahu? Aguu agugbuolan anyi nga a. angry

Na elu anu na nshisha ahu tinye kwa ishi ewu na nmai ngwo (Owere)

Lmao. Chinenye, I ga eme mu m'atabiri ire mu grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 8:49pm On Jul 22, 2012
odumchi: Lmao. Chinenye, I ga eme mu m'atabiri ire mu grin
Lol o du mma. Onwa bu njakiri. Tabirikwa le njakiri.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:56pm On Jul 22, 2012
Bia, Odunnu, o dika gi na Mr. cork na-eme ihe n'azu m
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 1:53am On Jul 23, 2012
ChinenyeN:
Aaaaah nwaayo nau. Kuru ume, gwa m onye zuru ewu gi. grin

Onweghi onye zuru ewum....Achorom iju gi ma i na etinyekwa ife na ife maka gi na Antivirus na eme ka nwanne mgbe ufodu... grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 2:00am On Jul 23, 2012
Ify and Odunne; Ezuo ka ara elu anu udene,atotuo ngiga. grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Odunnu: 5:37am On Jul 23, 2012
Ilu gi nkea is beyond me.
Biko, mee ebere ko waa ya cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Antivirus92(m): 6:08am On Jul 23, 2012
Odunnu kedu ka imere? Kedu maka ndi be gi?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 12:21pm On Jul 23, 2012
Antivirus92: Odunnu kedu ka imere? Kedu maka ndi be gi?
hmmm,okwa ibido go iju ya kirikiri ajuju.odunnu!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Antivirus92(m): 12:35pm On Jul 23, 2012
achi4u: hmmm,okwa ibido go iju ya kirikiri ajuju.odunnu!
achi enwerem ike ikporo ya gaa na altar mana onweghikwa ihem kwuru oo. Onwere ike oburu oriri nso ka anyi ga anata na altar!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Odunnu: 12:44pm On Jul 23, 2012
Antivirus92: Odunnu kedu ka imere? Kedu maka ndi be gi?
Nwokeoma, adim mma. Ndi be m dikwa o yii
achi4u: hmmm,okwa ibido go iju ya kirikiri ajuju.odunnu!
uche m diya nna. Hapu ya ka o na beati around da bush cheesy
Antivirus92: achi enwerem ike ikporo ya gaa na altar mana onweghikwa ihem kwuru oo. Onwere ike oburu oriri nso ka anyi ga anata na altar!
obu eziokwu. Anyi nwe kwara ike ga bua special number. grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Antivirus92(m): 1:41pm On Jul 23, 2012
Odunnu:
Nwokeoma, adim mma. Ndi be m dikwa o yii

uche m diya nna. Hapu ya ka o na beati around da bush cheesy

obu eziokwu. Anyi nwe kwara ike ga bua special number. grin
ima ebe ano! Abum ezigbo onye choir.mana inwekwara ike iyi akwa ocha (uwe mwuda) kpuchie ihu gi ekpuchi ,ebe m onwem ga akpo suite dat day
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Antivirus92(m): 1:47pm On Jul 23, 2012
Chinenye nwokem kedu ije gi? Onwere ihe m na odunnu na akpa ebea mana anyi choro ndumodu gi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Odunnu: 1:58pm On Jul 23, 2012
Antivirus92: ima ebe ano! Abum ezigbo onye choir.mana inwekwara ike iyi akwa ocha (uwe mwuda) kpuchie ihu gi ekpuchi ,ebe m onwem ga akpo suite dat day
Hahahahahaha, o buru ebe gini na eme? Ndi ada ibe m ga asi na mu gbara akwukwo without letting them know. Lol.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Antivirus92(m): 2:23pm On Jul 23, 2012
Odunnu:
Hahahahahaha, o buru ebe gini na eme? Ndi ada ibe m ga asi na mu gbara akwukwo without letting them know. Lol.
mba oo,anyi agbaghi akwukwo,special number ka anyi kwere! Lol
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 3:15pm On Jul 23, 2012
Odenigbo Aroli: Onweghi onye zuru ewum....Achorom iju gi ma i na etinyekwa ife na ife maka gi na Antivirus na eme ka nwanne mgbe ufodu... grin
I si mu na onye kwa na-eme ka nwanne? angry

Antivirus92: Chinenye nwokem kedu ije gi? Onwere ihe m na odunnu na akpa ebea mana anyi choro ndumodu gi.
Ana m ahu ihe unu na-akpa. Bush beating, Special number. Unu mewe wink O nweghi ndumodu nke m ga-enye unu maka na nyerenyere ndumodu bu indirect mmevo lipsrsealed
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Antivirus92(m): 3:25pm On Jul 23, 2012
ChinenyeN:
I si mu na onye kwa na-eme ka nwanne? angry


Ana m ahu ihe unu na-akpa. Bush beating, Special number. Unu mewe wink O nweghi ndumodu nke m ga-enye unu maka na nyerenyere ndumodu bu indirect mmevo lipsrsealed
kedu ihe bu indirect mmevo? Biko kowaa ya nke oma
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 4:18pm On Jul 23, 2012
@ Antivirus

Oyi, kedu kwan? Ife nine o naha eje nke oma? grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Antivirus92(m): 4:40pm On Jul 23, 2012
odumchi: @ Antivirus

Oyi, kedu kwan? Ife nine o naha eje nke oma? grin

eeh enyim nwoke nsogbu adighi ncha ncha. Kedu kwanu maka gi?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:37pm On Jul 23, 2012
Darfur, kiss kiss kiss .Nwa I di ok!
Anti virus Na Odunnu na-ekwezi "special number" while Agaba is given the oru akwu ugwo of ijide microphone,udo di grin
Eze Nri,ke nke na eme nu? E nwelu 'ugba' anywhere ka anyi jee Kusa the place.
Achi kedu maka Adabekee?I choro I ji style napu Blackpikin Ada.
Odumchi ka o di m ugbu a,a nam acho onye ga-enye m nsisa.ihe m nwere a gwula osikapa. embarassed
Igbo bu Igbo, ya gazie.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OgeneDom(m): 5:11am On Jul 24, 2012
Ndi be anyi ekele m unu. Biko, kedu ihe mkpo, akupe na mgba aka igwe na ihe onu(àká) putara. Àká ocha na nke mme (red) putara gini. Ndewo nu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 2:46pm On Jul 24, 2012
Ify, wetalu anyi nke obuna. Aguu agugbugo mu ebe a grin

Antivirus92: eeh enyim nwoke nsogbu adighi ncha ncha. Kedu kwanu maka gi?

Nna, anyi na ekene Chukwu.

Kedu kwan maka nwuye gi na umu? Aru o di?

Ogene Dom: Ndi be anyi ekele m unu. Biko, kedu ihe mkpo, akupe na mgba aka igwe na ihe onu(àká) putara. Àká ocha na nke mme (red) putara gini. Ndewo nu

Ogene ndeewooo.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 4:17pm On Jul 24, 2012
IFYALWAYS......ika no ebee....o gbagokwa aro....kedukwanu??
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 9:59pm On Jul 24, 2012
Onwere onye ma egwu a a na akpo 'Onye mmaja' nke Osadebe jr. kuru?

Lekwa ebe kacha mu uto na ya:

"Oyi mu sizi China nota ya kpopucha nti ya suba 'yeah man', China o na asuzi 'yeah man'? Oyi mu I bu onye mmaja"

grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 12:04am On Jul 25, 2012
odumchi: Onwere onye ma egwu a a na akpo 'Onye mmaja' nke Osadebe jr. kuru?

Lekwa ebe kacha mu uto na ya:

"Oyi mu sizi China nota ya kpopucha nti ya suba 'yeah man', China o na asuzi 'yeah man'? Oyi mu I bu onye mmaja"

grin
Oke'Odumchi,egwu gi nke a nwekwara fiber,mana na ndi china anaghi asu 'yeah men',kama ne ka uda egwu ndi chinkogrin:
chichon hu...yamchion pi...kum kum.chai!
ndi china egbugokwa mmadu ebe a O!cheesy

nwanna i di OK
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 12:16am On Jul 25, 2012
Ifynachiachigrin anya na ibe ya?echekwa m na iso torchman laa defence.
biko umuigbo,ejim oku electric acho 'onye be m' bu omalicha adabekee!
Ify,ejighi m ujo eto okorobia,ya mere,blackpikin bu moimoi na ebe nno.blackpikini enweghi ihe m nwe.ima nu o
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 12:28am On Jul 25, 2012
achi4u: Oke'Odumchi,egwu gi nke a nwekwara fiber,mana na ndi china anaghi asu 'yeah men',kama ne ka uda egwu ndi chinkogrin:
chichon hu...yamchion pi...kum kum.chai!
ndi china egbugokwa mmadu ebe a O!cheesy

nwanna i di OK

LOL

I meela mu m baa nsi na onwe m na ime bus grin

Ndi nmadu elewala mu anya siwa "kedu ihe megadi nwoke a sef?" grin

Nna, egwu ahu di uto. M chota ya, m ga debe ya ebe a! cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 5:03am On Jul 25, 2012
Antivirus92: kedu ihe bu indirect mmevo? Biko kowaa ya nke oma
Kowaa gini kwa? Anya m ahubeghi ihea unu na-akpo "special number" before. O nweghi nke m nwekwara ikowa oo. grin

Igbo ekpufurula m unu okpu ye.

(1) (2) (3) ... (49) (50) (51) (52) (53) (54) (55) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

Viewing this topic: 1 guest(s)

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 37
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.