Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,163,408 members, 7,853,804 topics. Date: Saturday, 08 June 2024 at 02:24 AM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (54) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (295262 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (51) (52) (53) (54) (55) (56) (57) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by jmoore(m): 6:53pm On Jul 28, 2012
umu aba anokwa di ebe a?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 6:58pm On Jul 28, 2012
ChinenyeN: Ya ntukpu ntukpu ye.

I si gini? grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 7:02pm On Jul 28, 2012
jmoore: umu aba anokwa di ebe a?

Nwanna, abum onye Aba Abia ibe gi.

Elee otu i mere?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by jmoore(m): 7:12pm On Jul 28, 2012
odumchi:

Nwanna, abum onye Aba Abia ibe gi.

Elee otu i mere?

awum onye anambra mana nwaaba ka mbu. Adim mma.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by BlackPikiN(m): 7:14pm On Jul 28, 2012
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by BlackPikiN(m): 7:20pm On Jul 28, 2012
Adabekem ndewo.

Aga ma ede gi lovi leta. grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by BlackPikiN(m): 7:26pm On Jul 28, 2012
UmuIgbo, Lenu Faze----Correct highlife beatz



https://www.youtube.com/watch?v=zyMezaKHALw
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 9:01pm On Jul 28, 2012
odumchi: I si gini? grin
Asi m na egwu a di ike.
Nmere giri mbu sikwa Ogu m sef.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:53pm On Jul 28, 2012
Ano m ya.
Ada maf(mafia) umungasi. Lol
A maghi m na I bu onye igbo. Ndewo.
Antivirus gini bu 2go?

jmoore: umu aba anokwa di ebe a?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 1:40am On Jul 29, 2012
@Blackpikkin,chai ! Face ewelugo egwu piasaam brain ! Real Igbo chap,carry waka. Nwanne,obu akachukwu nyelu yi ngozi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 1:46am On Jul 29, 2012
ifyalways: Anti virus ka buri nwata bia na-awa anya oke ebe a? Ka m nukwa or hukwa ebe I mere "fiam" ozo. Lol
A ghotaggi m way boys na adabekke oh. Onye m ma ji obi na aka ocha abia bu blackpikin! O choro izu the oroma. Achi, nri priest and co dika ha choro I racha oroma.
Adabekee were ire gi guo eze gi onu. Lol
Igbo nma nma nu.

Ify, oke ada ji isi ya wee muo Onicha Ado oginizi melu iji agba Odenigbo uta? Ife Adabekee masilim ofuma. Nga eji ifunanya wee tee ya ude nso grin Nga esili ya ofe nsala na ji asulu asu di oku,welu nmili oku wee saa ya ukwu ma nyekwia nni na onu grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 6:19am On Jul 29, 2012
jmoore:

awum onye anambra mana nwaaba ka mbu. Adim mma.

Nsogbu adighi, ndeewo.

ChinenyeN:
Asi m na egwu a di ike.
Nmere giri mbu sikwa Ogu m sef.

eehh. O bu di ihe mere ihe a...
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 8:08am On Jul 29, 2012
Awon omo Ibo nna mehn oshi. . .omo nna gidi le emi no. Ka ma jeun soke.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:38am On Jul 29, 2012
Eze nri, I choro I go oroma ka I choro I racha oroma?
Adabekee bu okuko igbo so e nweghi m ike I no or soro gba ya mgba okpuru. Onye choro izu nama bu blackpikin, the only fine, free boy in us special force, achi, gi na ndi ozo na-acho nani milk.
@pro01, iwu onye apari. Lol
I ka choro akara Cossy Orjiakor?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 9:50am On Jul 29, 2012
ifyalways: Eze nri, I choro I go oroma ka I choro I racha oroma?
Adabekee bu okuko igbo so e nweghi m ike I no or soro gba ya mgba okpuru. Onye choro izu nama bu blackpikin, the only fine, free boy in us special force, achi, gi na ndi ozo na-acho nani milk.
@pro01, iwu onye apari. Lol
I ka choro akara Cossy Orjiakor?

Ada anyi, e gwurum wayo okwa ya? A chom dat nwa badly. . .ka mmipu ya shege na ala ya di ka blom blom. Lol! Ngwa ngwa, ye mu the contact. Emecha, nkwo gi consultancy fee.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:09am On Jul 29, 2012
LOL.
I'm gonna pm you my account details. cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 10:28am On Jul 29, 2012
Nne dis one pass me oh! Abum ichie na obodo anyi, mana biko e ga ede dat one na number bekee. . .obu pm, nsogbu adiro. So, ego ole bu consultancy fee gi?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Antivirus92(m): 10:42am On Jul 29, 2012
Ify,odunnu,adabekee na-akwado nu onwe unu maka aham bu ome -ito.nwanyi ato kam ga anu and unu ato dim mma
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:47am On Jul 29, 2012
I maghi agu onu ogugu n'igbo? Modify that post and unquote me else boys di sharp ga e were akara ahu.
19247128264
Akara di n'ihu akara m dere ugbu a.
If you don't get this then you don't deserve ara ahu. tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:54am On Jul 29, 2012
Virus kedu Oge I nwuru ogwu iba last?
I ga alu m na soldier ato m muru dim? Meanwhile, I makwa Nwoke a na-akpo pres elect/darfur? O naghi achi kwa ochi. O ga eji gi eme ugba, and I'll so eat it. Lol I choro iri nri ndi oga? Mu he he.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Odunnu: 12:51pm On Jul 29, 2012
Antivirus92: lol @ ify! Abum nwatakiri ka okenye mara ihe.tupu mchefue ify agam a like inwe phone number gi maobu 2go user name
hahahahahaha 2go kwa? Obu na 2go ka ihe nii ne na eme. Mana obu maka umu aka. Obughi maka mma nnukwu di ka mu na Ify. Lol.
Onwere onye kporo m aha?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Antivirus92(m): 6:03pm On Jul 29, 2012
ifyalways: Virus kedu Oge I nwuru ogwu iba last?
I ga alu m na soldier ato m muru dim? Meanwhile, I makwa Nwoke a na-akpo pres elect/darfur? O naghi achi kwa ochi. O ga eji gi eme ugba, and I'll so eat it. Lol I choro iri nri ndi oga? Mu he he.
onye bu dafur? So ina ekwu na iba na ayam? Nsogbu adighi,anugom ihe ikwuru. Onweghi oga ka mu!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 3:13pm On Jul 30, 2012
Agbam akwukwo! agbam akwukwo!! agbam akwukwo!!!

Nke ga adi na etiti Adabekee na Achi4u.
*Ebe o ga abu:National olympic stadia London.
*Ulo uka:St Peters Basilica Romegrin
*Onyeisi nchuaja:pope Ben.
Ndi anyi na ele anya ha ubochi ahu:
Barak Obama(onyeisi ochichi USA)

GEJ(okuko eji achuaja ubochi ndu na ato ya ka sugergrin)

Ifyalways(oke agbara ka ibe ya)

Odunnu(asampete umuada)

Odumchi(nwayo bu ije)

Blackpikini(old soldiergrin)

Odenigbo(akaekpuchi onwa)

Pres_elect aka nwa-darfur(oyi na atu umunwanyi)

Antivirus92(ota ka agucheesy)
Na ndi ozo
*ndi nche:massob na ndi mpiawazu
*onye osee foto:Spyder88grin

okwa di oke mkpa:onye biawa ya duru onye nke ya maka onye lee Ada m anya ojoo ndi mpiawazu ede ya uri n'azu gringrin

ya gazi ocheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 3:21pm On Jul 30, 2012
Biko ndi be anyi, obu gini na-eme ebea?

IFYALWAYS, mu na gi nwere catch-up to do since afo tegoro aka grin

Nye m akara "ekwe nti" gi biko.....elocus@yahoo.ca

Anam ole anya "e-ozi" gi wink

UMU IGBO DAALUKWANU!!!

UDO DIRI UNU OOO
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 3:27pm On Jul 30, 2012
achi4u: Agbam akwukwo! agbam akwukwo!! agbam akwukwo!!!

Nke ga adi na etiti Adabekee na Achi4u.
*Ebe o ga abu:National olympic stadia London.
*Ulo uka:St Peters Basilica Romegrin
*Onyeisi nchuaja:pope Ben.
Ndi anyi na ele anya ha ubochi ahu:
Barak Obama(onyeisi ochichi USA)

GEJ(okuko eji achuaja ubochi ndu na ato ya ka sugergrin)

Ifyalways(oke agbara ka ibe ya)

Odunnu(asampete umuada)

Odumchi(nwayo bu ije)

Blackpikini(old soldiergrin)

Odenigbo(akaekpuchi onwa)

Pres_elect aka nwa-darfur(oyi na atu umunwanyi)

Antivirus92(ota ka agucheesy)
Na ndi ozo
*ndi nche:massob na ndi mpiawazu
*onye osee foto:Spyder88grin

okwa di oke mkpa:onye biawa ya duru onye nke ya maka onye lee Ada m anya ojoo ndi mpiawazu ede ya uri n'azu gringrin

ya gazi ocheesy


ACHI4U, m adikwa invited?

ADABEKEE, i siri gini?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 5:11pm On Jul 30, 2012
Elos Agos:


ACHI4U, m adikwa invited?

ADABEKEE, i siri gini?
emmmh!
Ilugokwa nwanyi maka ndi uta?

i dikwazi invited.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by adabeke12(f): 8:23pm On Jul 30, 2012
lmaoooo. hey chineke nna! lekwe nu m anya oh. there is so much to respond to shocked shocked. unu chere m na bia. kiss
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Antivirus92(m): 8:35pm On Jul 30, 2012
achi4u: Agbam akwukwo! agbam akwukwo!! agbam akwukwo!!!

Nke ga adi na etiti Adabekee na Achi4u.
*Ebe o ga abu:National olympic stadia London.
*Ulo uka:St Peters Basilica Romegrin
*Onyeisi nchuaja:pope Ben.
Ndi anyi na ele anya ha ubochi ahu:
Barak Obama(onyeisi ochichi USA)

GEJ(okuko eji achuaja ubochi ndu na ato ya ka sugergrin)

Ifyalways(oke agbara ka ibe ya)

Odunnu(asampete umuada)

Odumchi(nwayo bu ije)

Blackpikini(old soldiergrin)

Odenigbo(akaekpuchi onwa)

Pres_elect aka nwa-darfur(oyi na atu umunwanyi)

Antivirus92(ota ka agucheesy)
Na ndi ozo
*ndi nche:massob na ndi mpiawazu
*onye osee foto:Spyder88grin

okwa di oke mkpa:onye biawa ya duru onye nke ya maka onye lee Ada m anya ojoo ndi mpiawazu ede ya uri n'azu gringrin

ya gazi ocheesy
hahahahahahahahahahahahahahahahahahahahahahahahahahaha!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 9:16pm On Jul 30, 2012
:Dotele agbaaaaaalaaa nuooooooo :Dotele agbaaaaaalaaa nuooooooo
otele mgbeke, otele ahu ishiri. onye nyuo ya cheta ibe ya oooo
oji ngaji eri chetakwa ndi ji aka
ndu mmiri ndu fish.
asi na gini mega na stadium olympic? onye na alu onye? otele gbakwara there life.

onye o na adighi mma, ya kpoo ishi na trailer bu aja.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 10:05pm On Jul 30, 2012
Antivirus92: Ify,odunnu,adabekee na-akwado nu onwe unu maka aham bu ome -ito.nwanyi ato kam ga anu and unu ato dim mma

heheheheheee
pres-elect ga eme suicide here o . . . . lol
you guys biko leave ify for him. he has no hope of getting another babe in his life.

meanwhile onwere onye nugoro maka toshman na nwunye ya? since the woman ji kuchaa ya ihe, tuba ya na children emergency room nobody has heard from tosman again.
odikwa serious . . wow
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 11:29pm On Jul 30, 2012
otele: :Dotele agbaaaaaalaaa nuooooooo :Dotele agbaaaaaalaaa nuooooooo
otele mgbeke, otele ahu ishiri. onye nyuo ya cheta ibe ya oooo
oji ngaji eri chetakwa ndi ji aka
ndu mmiri ndu fish.
asi na gini mega na stadium olympic? onye na alu onye? otele gbakwara there life.

onye o na adighi mma, ya kpoo ishi na trailer bu aja.
otele iwe ewela gi o,biko gba mbo ka ihu na igbara there life.

mana ibiakwa late,ndi security ga achihachi gi azugrin

@torchman!
haha nwoke ijemigokwa ocheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 11:36pm On Jul 30, 2012
adabeke12: lmaoooo. hey chineke nna! lekwe nu m anya oh. there is so much to respond to shocked shocked. unu chere m na bia. kiss

Okakwa mma na gi respond kwaa


OTELE, nwoke oma, kedu ije? Oteekwa oo

(1) (2) (3) ... (51) (52) (53) (54) (55) (56) (57) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 77
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.