Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,165,456 members, 7,861,317 topics. Date: Saturday, 15 June 2024 at 09:33 AM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (88) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (295577 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (85) (86) (87) (88) (89) (90) (91) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Promoe(m): 12:52pm On Oct 30, 2012
ifyalways: Eze Promoe, felimbobo bu kajad "mgboto" London. It was either Agaba or tosh that first discovered her, chopped her, nye akara ya to umunna ndi ozo maka na according to them, Feli bu nwanyi öbioma. Tosh was her favourite customer while Agaba wu her p.imp.


Fichakwa ihe a deghari ya o, hmmm, Maria nwere ike i je otu nwambe n'ebe ka anya mmiri ha ya na anya o. shocked
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 1:03pm On Oct 30, 2012
Ify,so maka adabekee ka m ga eji baa force ebe m nwekwara alternative?
Ike ipa egbe adiro m,otu a m bugoro nwa fadagrin

Kedu blackpikini now?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 1:08pm On Oct 30, 2012
Promoe:
Fichakwa ihe a deghari ya o, hmmm, Maria nwere ike i je otu nwambe n'ebe ka anya mmiri ha ya na anya o. shocked
lolgringringrin So mbe na ebecha akwa?

Maria ji onu ya si na 'a' tuwara ya ime mkpuke.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nwauwa(m): 4:52pm On Oct 30, 2012
Romeo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:56pm On Oct 30, 2012
Promoe:
Fichakwa ihe a deghari ya o, hmmm, Maria nwere ike i je otu nwambe n'ebe ka anya mmiri ha ya na anya o. shocked
ekwe nche!
O buru na Maria ka di ignorant of the fact na tosh bu akwuna Nwoke then o mara na o kpuru isi? Tosh a na-ezo ya ezo?

Achi blackpikin na eti okwe. Nke a i na-acho ya, i choro ime ya kidnapp?öbi adiro boys nma. Lol

Nwa Nwa, wetuo öbi. O nwero ife n'eme.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 10:23pm On Oct 30, 2012
Ify, biko nwere nwayo n'ekwu, consider Tosh o, ka i ghara i kwute nke o ya-eji we kwu udo.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:15pm On Nov 01, 2012
ifyalways: ekwe nche!
O buru na Maria ka di ignorant of the fact na tosh bu akwuna Nwoke then o mara na o kpuru isi?
.

Ify, angry. Ify angry

M ga ata gi aru o. And I ma ebe m ga ata the aru cool . Kedu nke wu Akwuna Nwoke? Ordinary nkwa nwa mama na aku, as a bobo, o wu ya wuzi akwunarization of nwa mama? Ify m ga achara ara gi jiri gworo ogwu ego( nwere zuoro pretty Goretti range rover sport 2012) cool

By the way, Ify okwa gi biri na London nani gi. Nwatakiri nwayi nani ya bi na central London. Hapugodi na ibiela Amsterdam, Barcelona, Athens, Rome, Venice, etc grin

At least nani Cardiff, na Cincinnati ka m biri la. tongue. and of course calabar ([s] the best of them all, unto azonto with happy ending [/s] ) cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:39pm On Nov 01, 2012
Lol.

Tosh o nweghi mgbe m bi nani m! Ify Nwa na-aku nkwa 24/7. Ije nile m gara, there's always Nwa bobo n'akuku. Bobo makwa how far.

Ekeresimesi eruola, all man don serious. Ndi no na-agba azonto since January adabala street for serious hustling. Hehe.

Tosh are you karid?would you titrate your keske unto ala Igbo na ekeresimesi a?

Kedu Darfur m?
Eze Promoe ndewo.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 8:54pm On Nov 01, 2012
Ify adighi m karid. Mana ndi my na ha bi na school di karid. Ha na akpo m wise comarado. Maka na awu m bobo tongue. m na aguru ha egwu;
Ime ya mu na gi ga anwu |2x|
Imetu okpeke m aka


ifyalways: Lol.

Tosh o nweghi mgbe m bi nani m! Ify Nwa na-aku nkwa 24/7. Ije nile m gara, there's always Nwa bobo n'akuku. Bobo makwa how far.

Ify ifegbuole onwe gi o. Ichoro igwa m na gi na bobo ma how far kpara n'uwa nke a yet you ended up with darfur? Akuko ifo


Kedu Darfur m?
.
Darfur gara Izu ncha o ga agba.

Toshmann aguru egwu puo.
Ayi ga añu ya ayi ga añu ya.
Ayi ga añu ya, mmaya si n'elu
Fanta nke uwa, n'enye mu worm-u n'afo
Ayi ga añu ngwo, ayi ga añu ya
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 1:48pm On Nov 02, 2012
Toshman na ify grin
Ify iji style like aa toshman. And toshman is not hiding his mind ime Ify "something" grin . Ify achoghikwanu inyetu toshman "something" . . . . yet.

So lets make a deal. Toshman, since ihe Ify ka ichoziri now. And I've verbs asking Ify to recommend an Igbo asampete for me, why don't you, toshman, hapuru m Maria G, that way Ify ga akporozie gi final. Also Ify ya Wuruzia style iji fax-iara m Igbo Asa indirectly. Then I'll be happy, Maria will be happy too bc I won't run around with other women, Ify a dikwa happy bc ya na toshman matchiri onwe ha, toshman will be happy to bc oteela oji chowa iri Ify, evrybody is happy.
Deal??! cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 3:03pm On Nov 02, 2012
otele: Toshman na ify grin
Ify iji style like aa toshman. And toshman is not hiding his mind ime Ify "something" grin . Ify achoghikwanu inyetu toshman "something" . . . . yet.

So lets make a deal. Toshman, since ihe Ify ka ichoziri now. And I've verbs asking Ify to recommend an Igbo asampete for me, why don't you, toshman, hapuru m Maria G, that way Ify ga akporozie gi final. Also Ify ya Wuruzia style iji fax-iara m Igbo Asa indirectly. Then I'll be happy, Maria will be happy too bc I won't run around with other women, Ify a dikwa happy bc ya na toshman matchiri onwe ha, toshman will be happy to bc oteela oji chowa iri Ify, evrybody is happy.
Deal??! cheesy
gringringringrin; Akuko n'egwu!
Ify akarika torchman,ma na 'onu' ma na 'nke ozo'grin(egwu ugwu)

Otele idiegwu o!cheesy ,ima ma Maria oga ekwekwa?

Muwa bu ana ele.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 3:51pm On Nov 02, 2012
Achi hapu okwu. Toshman neediri somebody ga eme ya aru na bed. So that o ga emechi onu for once. And Ify wu that person.

As for Maria, no stress, o ga ekwe.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 4:04pm On Nov 02, 2012
Igbo kajara akaja,

O nwere okpukpa ububo gbasara omenala anyi choro ime na ebe a. Ana m asi unu na unu biatu soro anyi na ihe anyi choro ime ka ebe anyi a (culture section) nwere ike di nma karia otu o di kita.

Lekwa nu ya ebe a:

https://www.nairaland.com/1091082/road-nairalands-first-ever-cultural/1#12804497

Unu emeela.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:24pm On Nov 02, 2012
Lol @ equation Otele. Nke a wu ezigbo simultaneous equation. Ole kwanu ebe i debere Nwa Darfur na Maths a?

Eso m Achi aza Anaene. Lol

Odumchi, ndi aga i di?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 2:05am On Nov 03, 2012
ifyalways: Lol @ equation Otele. Nke a wu ezigbo simultaneous equation. Ole kwanu ebe i debere Nwa Darfur na maths a?

The equation wu for human beings. Anuru m na darfur awughi mmadu.
Tufuo onye ahu, kporo T-Bobo lawachaa. Odabara gi na ya. Odabakwara mu na Maria G maka mu na ya wu ndi Obi umeala.
Darfur nwerike gbawa ncha for now. Enwere ncha put ara ohuru. O ga aliki ya. That way darfur adikwa happy.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 2:07am On Nov 03, 2012
Deal? cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 6:16am On Nov 03, 2012
Ify m nowa grin. Ihe dum nawa agazi aga Chukwu za choro ya. Ndaa kwan maka gonwo?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by adabeke12(f): 8:10am On Nov 03, 2012
Ndi igbo nma nma unu ohhh!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 10:14am On Nov 03, 2012
ifyalways: Lol @ equation Otele. Nke a wu ezigbo simultaneous equation. Ole kwanu ebe i debere Nwa Darfur na Maths a?

Eso m Achi aza Anaene. Lol

Odumchi, ndi aga i di?
Mana cherugodu Ify, i ma n'o anya ka e ji ama oka chara acha, mana ntugha ya bu usà . O dighi gi ka darfur anya erughi na-ala, nwannem, hie aka n'anya tupu ima onunu maka na awo adighi agba oso ehihie n'efu . Agbopulam n'onu agboo jim n'afo. Ya gazie lu i!
adabeke12: ndigbo mmamma nu

Anyi a nabatala ekele gi
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 12:44pm On Nov 03, 2012
otele:

The equation wu for human beings. Anuru m na darfur awughi mmadu.
Tufuo onye ahu, kporo T-Bobo lawachaa. Odabara gi na ya. Odabakwara mu na Maria G maka mu na ya wu ndi Obi umeala.
Darfur nwerike gbawa ncha for now. Enwere ncha put ara ohuru. O ga aliki ya. That way darfur adikwa happy.
otele napu gi 'otele' !!!

Kedu udi nkpari bu nke a?

*ify + #Darfur = udo
~Maria -^toshman= nsogbu.

Find the values of * and #
Solve ~ and ^ .

Otele, i mekwara maths? Ebelebe igba.
tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 12:56pm On Nov 03, 2012
Achi bia huru "Ada blackpikin" o.
Odumchi,anyi nowa ya likewise.ala m ogo this Dec. Nna wo.

Eze Promoe, lol. Nwa Darfur bukwa kajad Mopol. Uto m. Hapu ihe tosh na otele n'ako. Darfur bu correct bobo.

Ada black, ndewo.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 1:22pm On Nov 03, 2012
Na wa o.....afam ahuola ihe eji agba asiri. Bikonu, onwerokwa ebe m jere o. Naani na Mahadum kam jere cam wete "callup leta m".....ndi a tunyere m na obodo Osun, ndi Yoruba....chai, mana no lele. Nke ka enyem obi anwuri bugodu "second class upper division " ha nyere m....onye mara udili Mahadum m guru na ya ga ahota obi anwuri m.



Umu nne m, olekwanu ka unu mere?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 1:42pm On Nov 03, 2012
Maria-G:
Na wa o.....afam ahuola ihe eji agba asiri. Bikonu, onwerokwa ebe m jere o. Naani na Mahadum kam jere cam wete "callup leta m".....ndi a tunyere m na obodo Osun, ndi Yoruba....chai, mana no lele. Nke ka enyem obi anwuri bugodu "second class upper division " ha nyere m....onye mara udili Mahadum m guru na ya ga ahota obi anwuri m.



Umu nne m, olekwanu ka unu mere?

Maria o tekwala. Chai! Tosh araru go gi nye! Biko obi alola gi mmiri. Na nchikota, nnoo, i batala, keduzie etu i siri je?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 1:44pm On Nov 03, 2012
adabeke12: Ndi igbo nma nma unu ohhh!
jesu nwa-david.....
so,sweety ika no ya?,you no even ask of me,i've been dieing slowly but thank God ur back.

*ahu ebidogokwa mawa m jijijijijijijijijij....
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 1:50pm On Nov 03, 2012
Maria congratulobi maka asambodo gi...je nke oma na ala yoruba,iruo ebeaghu 'another Torchman no na eche gi'grin


Mana kedu ka isiri fu 'egwu-agwara-ogwa' otele buru bata?

i hope u'll liky itgrin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 2:06pm On Nov 03, 2012
ifyalways: otele napu gi 'otele' !!!

Kedu udi nkpari bu nke a?

*ify + #Darfur = udo
~Maria -^toshman= nsogbu.

Find the values of * and #
Solve ~ and ^ .

Otele, i mekwara maths? Ebelebe igba.
tongue
1,* + # =ify & darfur
* =ifyomalicha ji onu egbu oji
# =darfur na agba...
total value of * & # = 'na onodu unu enwewago k.leg(otele)

2,*torch ga emecha nochia anya darfur.
*maria ga emechia buru nke otele.

Ana m ekele chukwu na Adabekee m mechara bia hug'o m warmly.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 2:43pm On Nov 03, 2012
Lol, Ify ka o ruonu mgbe ohu. Gbalia bia fee ali nna gi o!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 2:49pm On Nov 03, 2012
achi4u: 1,* + # =ify & darfur
* =ifyomalicha ji onu egbu oji
# =darfur na agba...
total value of * & # = 'na onodu unu enwewago k.leg(otele)

2,*torch ga emecha nochia anya darfur.
*maria ga emechia buru nke otele.

Ana m ekele chukwu na Adabekee m mechara bia hug'o m warmly.

Ify take note of this solution by a mathematical analyst cheesy

achi4u: jesu nwa-david.....
so,sweety ika no ya?,you no even ask of me,i've been dieing slowly but thank God ur back.

*ahu ebidogokwa mawa m jijijijijijijijijij....

Meanwhile nwanne ihubekwa doctor maka akwukwu gi a? Nwanne ihe a wukwa epilepsy o, owughikwa love. Lekwa ka Ina anwu. Mee gaa hu doctor.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 3:44pm On Nov 03, 2012
Eze Promoe:
Maria o tekwala. Chai! Tosh araru go gi nye! Biko obi alola gi mmiri. Na nchikota, nnoo, i batala, keduzie etu i siri je?
nna, ejekwa m nke oma....final opupu m bu tuesday izu n'abianu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 3:45pm On Nov 03, 2012
achi4u: Maria congratulobi maka asambodo gi...je nke oma na ala yoruba,iruo ebeaghu 'another Torchman no na eche gi'grin


Mana kedu ka isiri fu 'egwu-agwara-ogwa' otele buru bata?

i hope u'll liky itgrin
nna dalu nke oma
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 4:29pm On Nov 03, 2012
Maria-G:
nna, ejekwa m nke oma....final opupu m bu tuesday izu n'abianu

Ok, buru a good girl, añubigakwana mmanu oke. Inugo?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:25pm On Nov 03, 2012
Eze Promoe:
Ok, buru a good girl, añubigakwana mmanu oke. Inugo?
oooooo

(1) (2) (3) ... (85) (86) (87) (88) (89) (90) (91) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 51
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.