Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,152,219 members, 7,815,262 topics. Date: Thursday, 02 May 2024 at 09:51 AM

Igbos come show your proverbs skills - Culture (97) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills (276835 Views)

Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) / Yorubás come show your proverbs skills (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (94) (95) (96) (97) (98) (99) (100) (Reply) (Go Down)

Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 3:26pm On Nov 08, 2010
ifyalways:

Biko Onye nwere ike ituru ilu igbo yitere ilu a:
A chamelon is never afraid of colours.
Chamelon bu Ogwumagala.colour
Ogwumagala bu okenye anumanu dike mbe
Otutu ilu Igbo maka ogwumagala juru eju

e.g.
3. Ogwumagala siri na ya agaghi eji maka na oku na agba n'ohia, hapu ije ogaranya ya na aga

2. Ogwumagala siri na ihe ya na uwa jiri di na nma, bu na o weta ocha - ya achawa, o nwete oji - ya ejiwa

1. Ogwumagala siri umu nna ya iwe enwela ha maka udi ije ogaranya ya n'aga - n'ihi na mgbe Chineke kere ya, ala akosibeghi mmiri
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:12pm On Nov 08, 2010
youngies:

Ogwumagala bu okenye anumanu dike mbe
Otutu ilu Igbo maka ogwumagala juru eju

e.g.
3. Ogwumagala siri na ya agaghi eji maka na oku na agba n'ohia, hapu ije ogaranya ya na aga

2. Ogwumagala siri na ihe ya na uwa jiri di na nma, bu na o weta ocha - ya achawa, o nwete oji - ya ejiwa

1. Ogwumagala siri umu nna ya iwe enwela ha maka udi ije ogaranya ya n'aga - n'ihi na mgbe Chineke kere ya, ala akosibeghi mmiri

Dalu.
NO 2 dika nke kacha daba na ihe m na acho.Imeela
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 4:18pm On Nov 09, 2010
Enwe choro i hu ihu dinta na akwadokwa maka izute egbe dinta.
Translation:when a monkey wants to see the face of the hunter,he shld be prepared for the hunters bullet too.
Re: Igbos come show your proverbs skills by Onlytruth(m): 9:14am On Nov 10, 2010
Ndi be anyi si na eje ana bu isi ije (To travel and return back to base is the essence of traveling)

Ebu juru o jee gba chighaa (The wasp never fails to return to its nest to re-equip for the next round of attack)

Mkpakana g'ama ozo mana ozo n'ana (The trap may catch the gorilla but the gorilla will surely escape)

Okwa si umu ya ha turu ji, ha turu mgborogwu, maka ubochi onye nwe ji g'egwuru ji ya. (The partridge advised her chicks to feed on the roots as well as the yam, in order to survive on roots after the farmer completed his harvest).
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 9:43am On Nov 10, 2010
Ka m huchata ka m huchata ka mgbo ji atugbu enwe

Isi kote ebu o gba ya

Onye na-ekwughi ka O ha, eburu ya gafee ama nna ya
Re: Igbos come show your proverbs skills by phboy(m): 3:01pm On Nov 11, 2010
@cute-ass. The cute ass really dropped some hot shit on this one. kiss
Re: Igbos come show your proverbs skills by MissCalrey: 11:23pm On Nov 12, 2010
woow i understand igbo perfectly like my other friends but i can't really speak it or type it, I wasn't born in my Country Nigeria but i know some many about my country and our Village. All I really know is my name has something to do with God the same for my brothers and sisters, everybody in my family Loool x .
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 11:17am On Nov 13, 2010
Misscarley,welcome.Only-truth,one ije,deeje.
@Topic,Onye juru iji ukwu ya abuo aga ebe a na eli ozu na akwado maka iga ebe ahu na igbe.
There are only 2 ways to a cemetry,with your legs or in a coffin
Re: Igbos come show your proverbs skills by goodu: 2:27pm On Nov 15, 2010
A COMPANY IN LAGOS WITH BRANCHES ALL OVER NIGERIA NEED OVER 3000 WORKERS FOR IMMEDIATE EMPLOYMENT.

TO APPLY YOU HAVE TO BE 18YRS AND ABOVE, QUALIFICATION IS NOT A BARRIER. OR IF YOU KNOW OF ANY OF YOUR FRIENDS, BROTHER WHO NEED JOB TELL HIM OR HER TO SEARCH NO MORE, THERE IS JOB AVAILABLE FOR IMMEDIATE IMPLOYMENT.

INTERESTED APPLICANTS SHOULD CALL : 07033771384, 08052425081
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 3:43pm On Nov 15, 2010
Otu onye siere ora nri, ora ericha, mana oha siere otu onye, O gaghi ericha
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 1:12am On Nov 16, 2010
Ehi na enweghi odu,chi ya na achuru ya ijiji.
God has his own ways of taking care of the less priviledged
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 10:23pm On Nov 17, 2010
Mgbe ona ara ahu ka o na ebi/agwu
When the going gets tough that's when the end is near
eg pregnant women giving birth
Re: Igbos come show your proverbs skills by Pentiums1(m): 6:04pm On Nov 18, 2010
Akwuru oto yie Nwanyi ime omuo onye ara

afo gbawa ya ehie amu

Anagh agwa onye nti na oso esula grin grin grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 3:26am On Nov 19, 2010
Okwanu oke no n'ula gwara nke no n'ohia na azu di na ngiga
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 9:26am On Nov 19, 2010
Agwo tuo nwata,ohu idide o na agba.
Once bitten twice shy
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 4:15pm On Nov 19, 2010
Mmamu akwa fuola akwa afu o mkpokota adighi
The deed has been done and there is no solution to the problem
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 8:54am On Nov 23, 2010
@Topic,Igbo si na o bughi mmadu nwuo,a gba ulo ya oku.
Theres no wisdom in flogging a dead horse
Re: Igbos come show your proverbs skills by slap1(m): 8:22am On Nov 24, 2010
Nwoke n'aju dimkpa ibe ya ma o ga eme gini, aja ocha na agu ya. --- it is deadly to call someone's bluff.
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 2:19pm On Nov 24, 2010
Okuko nyuo ahu, ala achuwa ya oso
Re: Igbos come show your proverbs skills by ChikiChik(f): 10:36am On Nov 25, 2010
1. Nwata buru mmanwu uzo, o gbagbuo onwe ya noso
2. Ka onye si eme ka ekwe si akpo ya
3.
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 11:01am On Nov 25, 2010
Onye na egbu poi na eficha imi.
A workman is due and deserves for his wages
Re: Igbos come show your proverbs skills by preselect(m): 2:33pm On Dec 01, 2010
Eji aka nri kuo nwata ihe; eji aka ekpa guguo ya
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 4:09pm On Dec 06, 2010
Ejighi anya oma ekpe Cherubim and Sarafim
Re: Igbos come show your proverbs skills by toni23: 3:48pm On Dec 10, 2010
AGADI NWANYI DAA NDA ADA ABOO , OGUOO IHE OBU NUKPA ONU.---lf an old woman falls down twice, she will recount what she has in her basket .
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 7:45pm On Dec 10, 2010
Okuko si na ihe ya ji ele anya n'enu ma ya na anu mmiri bu na ihe na egbu egbu si n'igwe n'abia
The chicken says why it looks up when drinking water is b/c what kills comes from the sky
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 3:27pm On Dec 15, 2010
Igbo si na onye chi ya goziri, gba ara umunna ya christmas
Those whom God has blessed, should remember their kinsmen
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 3:36pm On Dec 15, 2010
ifyalways:

Onye na egbu[b] poi[/b] na eficha imi.
A workman is due and deserves for his wages
ROFL
Owu m dere ihe ka?
Poi indeed. cheesy
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 3:41pm On Dec 15, 2010
ifyalways:

ROFL
Owu m dere ihe ka?
Poi indeed. cheesy
grin I maghi oge i jiri ngho mmanya na anwuru ndia i nghu ga na Belfast

Dikwa sure na ilotara Igbo na Christmas aa, a na m eche gi oo
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 3:49pm On Dec 15, 2010
^Nna o dim ka film. cheesy
O buru na i hughim na ife i ga ahu m na nro.
Kedu ije? Onye nke m kiss

rubi:

Ejighi anya oma ekpe Cherubim and Sarafim
. . .Sabbath na Cele.
A man na udo di excess na side gi. kiss kiss kiss
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 4:08pm On Dec 15, 2010
I landia ga kpo m na ekwe nti.

O nwere otu nkoro anyi na aga ata anu usu na nkwu ocha wink

Chai i ga adi spoilt n'ala oo!
Re: Igbos come show your proverbs skills by Onlytruth(m): 10:17am On Dec 17, 2010
chinchi si umu ya ha chere na ihe di oku g'emechaa juo oyi!

Ogbu isi adighi ekwe ka ewere mma gaa ya n'azu!
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 4:02pm On Dec 19, 2010
Onlytruth:

chinchi si umu ya ha chere na ihe di oku g'emechaa juo oyi!

Ogbu isi adighi ekwe ka ewere mma gaa ya n'azu!

Inujuru ara nne gi afo.

(1) (2) (3) ... (94) (95) (96) (97) (98) (99) (100) (Reply)

African Weddings From All Over! / Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re / Keggites Members : Introduce Yourself & Ilya

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 24
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.