Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,152,467 members, 7,816,092 topics. Date: Friday, 03 May 2024 at 04:22 AM

Nkuwuwapụta Ụwa Nile Banyere Ikike Mmadụ Nwegasịrị - Culture - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Nkuwuwapụta Ụwa Nile Banyere Ikike Mmadụ Nwegasịrị (516 Views)

Yoruba Nile Valley Heritage. / Ide Mmiri Agbàgbuola Mmadụ Anọ N'ọnịsha, Mee Mkpamkpa N'okpoko / East Africa/Nile River Civilization Still Battling Foreign Invasive Culture (2) (3) (4)

(1) (Reply) (Go Down)

Nkuwuwapụta Ụwa Nile Banyere Ikike Mmadụ Nwegasịrị by budaatum: 5:37pm On Jan 09, 2020
Okwu mmalite

Ebe ọ bụ na nghọta ugwu ekere uwa na ikike nha anya a pụghị ịnapụ mmadụ nke dirị onye ọ bụla bi n'ụwa bụ ntụala nke inwere onwe, ikpe nkwụmọtọ na udo n'elụ ụwa.

Ebe nleghara anya na nleli ikike mmadu nwegasịrị emeela ka e nwee akparamagwa enweghi uche nke gbawara obi mmadụ nile, a bịakwa ọbịbịa ụwa ebe ndi mmadụ ga‐enwejupụta ohere ikwu okwu na inwe nkwenye nakwa nlihapụ n'ụjọ na ụkọ, abụrụ ihe a mara n'okwa dị ka olile anya kachasị ibe ya nke mmadụ nkịtị.

Ebe ọ dị mkpa, ma ọ bụrụ na a chọghi ikwanye mmadụ ka o were oke nnupu isi sogide ochịchị aka ike na mmegbu dị ka ihe ikpeazụ ọ pụrụ ime, na a ga‐echedo ikike mmadụ nwegasịrị site n'usoro iwu.

Ebe ọ dị mkpa ịkwalite ọganihu mmekọrịta enyi na enyi n'etiti mba na ibe ya.

Ebe ndi otu jikọtara mba ụwa nile bụ United Nations, n'ime Chata bụ akwụkwọ nyere ha ike kwupụtakwara ọzọ okwukwe ha n'ikike ntọala mmadụ nwegasịrị, n'ugwu na uru nke mmadụ, ya na nha anya ikike ndi dịrị nwoke na nwanyị, were nweekwa njikere ịkwalite ọganihu obodo na ezi obibi ndụ nke ndi mmadụ nweere onwe ha.

Ebe mba ndi nọ n'otu a eweputala onwe ha maka inweta, site na njikọ aka ha na United Nations, nkwalite nsọpụrụ n'ụwa nile na idebe iwu gbasara ikike na ohere ntọala mmadụ nwegasịrị.

Ebe nghọta onye ọ bụla banyere ikike na ohere ndi a kachasị dịrị mkpa maka imejupụta nkwekọrịta nke a.

UGBU A ZI

Ọgbakọ ozuzu a bu General Assembly Na‐akwado Nkuwuwapụta Uwa Nile nke a banyere Ikike Maadụ Nwegasịrị ka ọ bụrụ ihe ngosi ọganihu nke ndi mmadụ nile na mba nile, nke bụ na onye ọ bụla nakwa ngalaba ọ bụla nke obodo bụ Nkwuwapụta a n'obi, ga‐agbasi mbọ ike, site na nkuzi na ọzụzụ, ịkwalite nsọpụrụ maka ikike na ohere ndi a, ma sitekwa n'atụmatụgasị nke mba na nke jikoro mba na mba na‐aga n'ihu ime ka a ghtachaa ma debechaa ha n'ụwa nile ma n'ime mba ndi nọ n'otu a makwa n'ime mba ndi ọzọ nọ n'okpuru ọchịchị ha.

https://unicode.org/udhr/d/udhr_ibo.html

1 Like

Re: Nkuwuwapụta Ụwa Nile Banyere Ikike Mmadụ Nwegasịrị by Kpokrikpo: 6:12pm On Jan 09, 2020
Ihe a ekwuru bu eziokwu

1 Like 1 Share

Re: Nkuwuwapụta Ụwa Nile Banyere Ikike Mmadụ Nwegasịrị by chimezieeze98: 8:07am On Jan 15, 2020
Re: Nkuwuwapụta Ụwa Nile Banyere Ikike Mmadụ Nwegasịrị by aadoiza: 5:36pm On Jan 15, 2020
Pfft, Whatever.

(1) (Reply)

The Prolific Serial Killer That Drank And Bathed With Blood Of Virgins To Look Y / Igbo Day: Shops, Offices To Be Closed In Honour Of Sanwo-olu On December 12 / The Snake We Killed On A Site

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 11
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.