Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,153,227 members, 7,818,772 topics. Date: Monday, 06 May 2024 at 02:03 AM

Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) - Culture (2) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) (31085 Views)

Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Yorubás come show your proverbs skills / Igbos come show your proverbs skills (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (Reply) (Go Down)

Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by youngies(m): 12:48pm On Apr 04, 2011
rubi:

Anam asi nwanyi mechilata ukwu ya ama m ebe osi eku ume
Ify a nom ya ohere adighi ibia NL mgbedu m
grin grin

Unu ga egbu mmadu ooo!
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 1:05pm On Apr 04, 2011
afam4eva:

Aname kene ndi Igbo nile no na Nairaland. Unu cheta maka election nke na bia bia.
A nam ajukwa,Ole ebe ndi Igbo na ebinye aka?
Na ncheanwu . . .Um[i]bro[/i]da
Na Mkpisi e ji ede ihe . . .pen
Ka o bu na anyi  no nkiri-nkiri levels?

youngies:

grin grin

Unu ga egbu mmadu ooo!
Hmmm
Owu na udika ebe a ka a na ahu gi.
I jiri la oso bia zaa Present Ma. kedu ije?  cheesy

@Rubi,O di nma.Udo chi a.  kiss
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by Nobody: 5:11pm On Apr 04, 2011
ifyalways:

A nam ajukwa,Ole ebe ndi Igbo na ebinye aka?
Na ncheanwu . . .Um[i]bro[/i]da
Na Mkpisi e ji ede ihe . . .pen
Ka o bu na anyi  no nkiri-nkiri levels?
Hmmm
Owu na udika ebe a ka a na ahu gi.
I jiri la oso bia zaa Present Ma. kedu ije?  cheesy

@Rubi,O di nma.Udo chi a.  kiss

Ify kedu maka nwa ofuru

Okwa aru di unu? cool
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 10:12am On Apr 05, 2011
Ujujoan:

Ify kedu maka nwa ofuru

Okwa aru di unu? cool
Uju Dalu. kiss
Anyi di nma.
Chinonso buzi big boi ugbu a kiss.N'oge na adighi anya,m ga ebido nyewe ya akpu na ofe onugbo. cheesy
Kedu maka nwanne m na di gi Omo Ibo?A hubeghim ya for some time now,Infact ka m ga checki-a profile ya.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by youngies(m): 2:59pm On Apr 20, 2011
O gini na eme?

Igbo marakwa nu na egbe na okuku anaghi azuko otu ahia
The hawk and the chicken dont't usually trade in the same market

Ify ndi be gi a?
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 5:40pm On Apr 22, 2011
Youngies anyi no nma.

Umu Igbo happpy Easter na advance. cool.

O nwere onye na esi rice?A na m acho ebe m ga aga . . .
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by AndreUweh(m): 9:32pm On Apr 22, 2011
Ekele onye akidi, ya agwota ozo. When you praise one for a good job, the person will do more.
Ka Onye nwe anyi nonyere unu na oge emume nke Ista.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by nwaghana: 11:14pm On May 11, 2011
nwata na-ata akara bu ego ya ka o na-ata
small pikin wey dey chop akara, na im money wey im dey chop

oso nwanyi na-agba hapu ara ya aka abughi obere oso
when a woman runs without holding her breastt, then there must be something critical

Nwata onye ara gburu nna ya, o hu mechanic o gbaba oso
The persin wey craze person kill im papa, wey im see mechanic im go tear race

Amu na-anwughi osiso ga eri anu gbara aji
The prick wey no die quick must surely eat meat wey get bear-bear (Chinua Achebe)
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 8:58pm On May 12, 2011
^Nwokem O na akara e nweghi aha oyibo?

Ilu gi nile bukwa oku na otele,egwu dikwa. cheesy
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by nwaghana: 11:03am On May 13, 2011
Ify, Oyibo no dey chop akara, ya mere onweghi aha bekee. The last proverb na from Chinua Achebe's Arrow of God, no be from me.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 8:31pm On May 13, 2011
Akara bu bean balls.

Itiboribo. cheesy

I no na owerri?

UmuIgbo ke nke na eme nu?
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by nwaghana: 9:19am On May 14, 2011
Mba nu! I kpo ya bean balls o change a taste. A no m Glasgow, UK

A si o bughi ka aki ilu na-ada n'onu ka o na-ato
No be as bitter-kola dey sound for mouth wey im dey taste
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 10:30am On May 14, 2011
I na akpa m amu.Keduzi ka aha ya ga esi agbanwe uto ya?

@Topic,Nkita na enweghi odu,chi ya na achuru ya ijiji.
The less fortunate ones in life enjoy unlimited grace and mercies from God.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by nwaghana: 11:54am On May 14, 2011
Ify i no n' Owere?
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 1:28pm On May 14, 2011
Mba nwoke Mbano,a noghim Owere ugbu a.

Okwa i bu old member?Chetaram aha/akara (moniker) gi ochie,o gbara m nchefu.lolz
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by nwaghana: 1:40pm On May 14, 2011
A bughi m onye mbano. A bu m Imo North. Contact a mu n'address m ka gwa gi
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 2:35pm On May 14, 2011
Ebekwa bu Imo North?

A mam na i bu otu onye n'ime mmadu ato a:Nwa-uwa,Omo-ibo ma o bu Pres-elect.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by nwaghana: 3:04pm On May 14, 2011
A bughi omo-ibo, a bu m onye igbo. Pres-elect kwa? PDP ko o bu APGA? Nwa-uwa somehow iffy (iffy english word, not ur name!). O buru na-ime ihe m gwara gi, akowatara m gi ihe i choro ima. A naghi m eri mmadu, a bughi m otokoto. Ujo atuzila gi

Okirikiri ka a na-agba ukwu ose, a naghi a ri ya elu
You are limited in what you can do, no magic in certain issues
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 5:06pm On May 14, 2011
A kotala m onye iwu ugbu a.I hulanu ka m siri jide gi?lol
Ole otu m ga esi akowa ma i bu otokoto or not?I na akowazi na ibu mgbada taa na nld?I nweghi aha ozo?

@Topic,Nwayo nwayo ka eju ji aga.
Slow and steady wins the race.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by nwaghana: 5:35pm On May 14, 2011
A bughim otu n'ime ndi ahu i kporo aha. a bu m nwa-ghana.

Enweghim any other moniker on this site. Gbaa mbo send a ra m email. Echeghi m na-itutara ilu a:

ifyalways:

@Topic,Nwayo nwayo ka eju ji aga.
Slow and steady wins the race.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 6:58pm On May 14, 2011
OK,e merem mistake na ilu ahu na eziokwu.

Nwanyo nwayo ga eju ji ari elu ogwu.

Nwa-ghana,a ka m na enyo gi enyo.E nyogam gi enyoga,hmmn!
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by nwaghana: 7:14pm On May 14, 2011
Ire oma ka ejula ji aga n'ogwu (ndi be anyi na-akpo ya ejula)
- One can use diplomacy (tact) to resolve dicey situation
- When persin cool down im go get wetin im want
- If fit use sweet-tongue obtain something from aka aradite person
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 1:00pm On May 15, 2011
Nwa-ghana,Nwa Nza rijuru afo chukwa gi oso.
I bu ezigbo onye "ekperima" ,chai.Now what?
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by nwaghana: 1:38pm On May 15, 2011
O bu ezi okwu, a si nwa nza rijue afo osi chi ya puta mgba
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by Beync(f): 3:11pm On May 15, 2011
Ihe onye okenye noduruodu nafu anya,
nwata gwuzo oto agagi afu ya anya tongue
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by rubi(f): 7:28pm On May 16, 2011
O bu oke no n'ulo gwara oke no n'uzo na azu di n' mkpo
It is a family member that reveals to the stranger the family secrets
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by aljharem3: 7:39pm On May 16, 2011
ndigbo enwe eze

igbo have no king angry
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by aljharem3: 8:20pm On May 16, 2011
Oji oso aga oguh amagh na ogu bu onwu

man who rushes into battle does not realize that battle entails death
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by kasiem(m): 9:37pm On May 16, 2011
Anaghi aboghe ike welu akpa ahuru.
Nwata nwelu ike iji ala nne ya wee gwulie egwu mana obulo amu nna ya.
Amu ibi nodu n'okoro odika ona anyi alu mana agwo aju bulu ya n'isi onyidebe.
Anaghi atuba okwute n'ime ahia.
Mba telu aka nwelu ndi odi nso.
Asu ka eji edi usi ahulu.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by Nobody: 7:56am On May 17, 2011
Nnem ochie si na(my granny used to say)
Ka ma e ga egbu ogbu, ji we ejije.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 10:24am On May 17, 2011
Biko,Onye tuo ya gbalie kowa maka ndi na amaghi na ndi na amu Igbo.

Ole Youngies,Echelon,Rubi,throttler,Only truth,agaba,Toshman na Darfur.Plus including Ikomus,Usu Rome na fromuk?lol

@Topic,agbusi gba otele,O muru ako.Once bitten twice shy.

Nku di na mba na ezuru mba nri.Somehow,someway one wud always survive with whatever limited resources s/he is blessed with.

Nwa nza gwara umu ya na ha gatu ije,ha agba oso adighi ama ama ihe oso eme.Never relax in ur comfort zone,life is unpredictable so its best to always prepared for eventualities.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by Nobody: 12:38am On May 18, 2011
Okrikri kaa na gba ukwu ose, anagha ria ya elu.

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (Reply)

Oluwo Of Iwo And His Wife, Olori Firdaus, Welcome First Child / Nigerians In China Celebrate African Cultural Day With Colourful Events(photos) / How Do You Say 'I Love You' In Your Native Language?

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 33
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.