Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,194,666 members, 7,955,406 topics. Date: Sunday, 22 September 2024 at 04:14 AM

Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) - Culture (2) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) (64209 Views)

A Picture Gallery Of Igbo Traditional Marriage Ceremony "Igbankwu" / Italian Couple Perform Igbo Traditional Wedding Rites / Igbo Traditional Music and Musical Instruments (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (Reply) (Go Down)

Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by ifyalways(f): 4:48am On Dec 30, 2011
Chineke m!
High chief umunne gi adika sure na owu enyi gi nwanyi ka ha huru,o bighi onye yiri ya?Nke nwanyi nwekwara obi. . .iku show n'ezi ebe o nwetagoro onye choro ilu ya.

Anyhoo,dika Andre siri kwue,O bughi nwunye gi.I ga-enweta nke gi n'oge n'adighi anya.A gaghi m asi gi ndo,cos u deserve something better so i'd say. . .Thank God,it could have been worst.
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by HighChief4(m): 3:51pm On Dec 30, 2011
^^^Ify nwannem, umunwannem jidere ya na aka, mu onwem mekwara nyocha nkem were choputa na obu ihe mere me, nwata nwanyi ahu di ezigbo njo. Nke kacha ewutem bu na ejim maka nwa a were chufucha umu nwanyi ndi ozo. Onweghi ihe mu na emebelu nwanyi ahu, azunyerem ya ugbo ala, kwuoro ya ugwo akwukwo iji guo ofu business course na china, maka na omechago masters ya, ana m enye ya ego na onwa obula, biakwazi hu ya na anya nke ukwu. Ekwetarom na nwanyi ahu ga eme udi ihe a omere. Mana Chukwu bu eze

Mgbe ihe a mere gi nwa bu onye izizi gbatara mu na obi, maka na achoburu imara ndumodu iga enyem, mana amaghim ka mu ga esi were gwa gi, maka na mu na gi adighi akpa tupu ugbua. "it could have been worst" bu ihe mu ji were akasi onwem obi ke mgbe, mana odighi ofere, maka na obi gbawaram.

Achorom ka anyi were asusu igbo na ede ihe a, tupu ndi ofenmanu ewere agwa nwata nwanyi a kpara chiba umu nwanyi ndi be anyi ochi.
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by ifyalways(f): 5:09pm On Dec 30, 2011
I churu aja ofuma ya mere ikpe maziri ndi mmuo!

Nke nwanyi ama ugbu a na i jidere ya?Gini ka o kwuru?N'uche ke m,o nweghi ihe obula o puru ikwu ma o bu kowa na o bu ya mere o jiri kpa udi agwa ahu.

Ihe nile bere n'abali bu anwunta.Ugbu a,I ga-asa anya gi mmiri maka na agadi daa ugboro ole ma ole,Ogu o ihe o bu na-ukpo onu.Kulie dika nwoke,o naghi adigide!

Nwee anwuri,tuo ndu mmanu ugbua.Ezigbo nwanyi ga agafe n'uzo gi n'oge n'adighi anya.
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by odumchi: 8:48am On Dec 31, 2011
@High Chief
Chineke ga enyere gi aka ka imecha mkpagi dum na avo a ay na abai.

@Andre
Dede, ewekwa iwe, mchoro iritaragi maka odudo nwezo aka "Eze ndi Igbo Nl" onhu ayi doro mgbeohu. Ritakwa na Onlytruth nyeregi oche na cabinet ya. Ay dum na eche ka gi zigara email na adress a "Ezendigbo_nl@hushmail.com" owuru ichoro inara ocheonhu onyere gi. Kama owuru ichogiya inwere ike ihapuya. Ay nonhu eche gi eche maka ay choro iji avo ovuru a aruwa oru chepuru ay.
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by AndreUweh(m): 10:40am On Dec 31, 2011
odumchi:

@High Chief
Chineke ga enyere gi aka ka imecha mkpagi dum na avo a ay na abai.

@Andre
Dede, ewekwa iwe, mchoro iritaragi maka odudo nwezo aka "Eze ndi Igbo Nl" onhu ayi doro mgbeohu. Ritakwa na Onlytruth nyeregi oche na cabinet ya. Ay dum na eche ka gi zigara email na adress a "Ezendigbo_nl@hushmail.com" owuru ichoro inara ocheonhu onyere gi. Kama owuru ichogiya inwere ike ihapuya. Ay nonhu eche gi eche maka ay choro iji avo ovuru a aruwa oru chepuru ay.


Nwannem, i mere ofuma. Ozi Onlytruth zitere amaka. Mana ugbua, ejim ezigbo oru na aka. Nke ga eme, agagim eje ozi ofuma otu oga adi mma.
Onye nwe anyi nonyere gi.
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by odumchi: 5:46pm On Dec 31, 2011
Nsogbu adighi, ya nonyekwara gi.
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by HighChief4(m): 12:45am On Jan 02, 2012
ifyalways:

I churu aja ofuma ya mere ikpe maziri ndi mmuo!

Nke nwanyi ama ugbu a na i jidere ya?Gini ka o kwuru?N'uche ke m,o nweghi ihe obula o puru ikwu ma o bu kowa na o bu ya mere o jiri kpa udi agwa ahu.

Ihe nile bere n'abali bu anwunta.Ugbu a,I ga-asa anya gi mmiri maka na agadi daa ugboro ole ma ole,Ogu o ihe o bu na-ukpo onu.Kulie dika nwoke,o naghi adigide!

Nwee anwuri,tuo ndu mmanu ugbua.Ezigbo nwanyi ga agafe n'uzo gi n'oge n'adighi anya.

Odoro nke nwanyi anya na mu jidere ya, mana achoghim inye ya oghere ibia gwabam biko. Daalu maka okwu ogbugba ume a inyerem. Chukwunna ga eme ka uwa diri gi nfe. Chukwu bu eze


odumchi:

@High Chief
Chineke ga enyere gi aka ka imecha mkpagi dum na avo a ay na abai.

@Andre
Dede, ewekwa iwe, mchoro iritaragi maka odudo nwezo aka "Eze ndi Igbo Nl" onhu ayi doro mgbeohu. Ritakwa na Onlytruth nyeregi oche na cabinet ya. Ay dum na eche ka gi zigara email na adress a "Ezendigbo_nl@hushmail.com" owuru ichoro inara ocheonhu onyere gi. Kama owuru ichogiya inwere ike ihapuya. Ay nonhu eche gi eche maka ay choro iji avo ovuru a aruwa oru chepuru ay.



Daalu nwannem nwoke. Ya dikwara gi ka isi cheere mu.
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by ezeagu(m): 1:23am On Jan 02, 2012
When was this marriage ceremony invented and where did it come from?

stillwater:

Do you know what this material is called? wink



It's an Akwete copy of Indian Madras called George. The city of Madras is now known as Chennai.

Indian madras.

[center][img]http://4.bp..com/_K6ZgtxTcqL8/Rk33wjE-uvI/AAAAAAAAAB8/kmaAEcEpcA8/s320/Madras+Fabric.jpg[/img][/center]
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by Wislet(f): 11:13pm On Jan 03, 2012
@ high chief
Nwanne kasie obi, inugo?
O bu ihe mgbawa obi nke uku.
Chai! Ihe igaara iza nwoke ji nwanyi n'afo a.
Mana, n'uzo nke ozo, Chukwu bu eze n'ezi okwu. O zoputara gi na obi mgbawa gaara adi n'ihu mgbe izichaara ya ora mmadu dika onye gi.
Aru.
Kelee Chukwu nwanne m, biko.
O maara otu esi azoputa umu ya.
Hapu, i ga-ahu nwunye nke o kwadoro gi n'oge na-adighi anya.
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by ifyalways(f): 9:17am On Jan 04, 2012
^Isee.

O hula nwanyi ya already.Aha ya bu wislet.Bia High Chief,no dulling.Mee ngwa ka anyi daba Owerri ga maburu Wislet.

Wislet,a mam na i naghi anwu Whiskey ma o bu gee egwu Wizzey.lol
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by Wislet(f): 11:07am On Jan 04, 2012
ifyalways:

^Isee.

O hula nwanyi ya already.Aha ya bu wislet.Bia High Chief,no dulling.Mee ngwa ka anyi daba Owerri ga maburu Wislet.

Wislet,a mam na i naghi anwu Whiskey ma o bu gee egwu Wizzey.lol
hahaha!
Mbanu nwanne m, kedu ka Ada Igbo ga-esi na-anu whiskey? Whizzy ka na-agu egwu umu kindergarten. Lol.

Mana chere oo. Kedu ka isi mara na ano m na Owerri??
Ha! Ka m gbawa kwa oso oooo!! cheesy

errrm, gbasara 'chief nke elu' (lol) amaghi m onye obu. Enweghi m enyi nwoke o bula, Eeeh, mana agaghi m ekwetere onye m na-amaghi oooooo cheesy.

N'aka nke ozo, (hiocha akpiri :p) onwere ike o gaghi ama mma nwoke grin ma o bu buru onye na-atu egwu Chukwu nke ukwu, ma too ogologo cheesy cheesy

ochi emeee m ife ooooooo cheesy cheesy cheesy
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by HighChief4(m): 11:48am On Jan 04, 2012
ifyalways:

^Isee.

O hula nwanyi ya already.Aha ya bu wislet.Bia High Chief,no dulling.Mee ngwa ka anyi daba Owerri ga maburu Wislet.

Wislet,a mam na i naghi anwu Whiskey ma o bu gee egwu Wizzey.lol

Hahahaha Ify nwannem, okwa ifugo na Chukwu choziri isi na wislet were gozie mu. Onye ka mu buzi. Jesus Igweeeee!!!

Wislet:

hahaha!
Mbanu nwanne m, kedu ka Ada Igbo ga-esi na-anu whiskey? Whizzy ka na-agu egwu umu kindergarten. Lol.

Mana chere oo. Kedu ka isi mara na ano m na Owerri??
Ha! Ka m gbawa kwa oso oooo!! cheesy

errrm, gbasara 'chief nke elu' (lol) amaghi m onye obu. Enweghi m enyi nwoke o bula, Eeeh, mana agaghi m ekwetere onye m na-amaghi oooooo cheesy.

N'aka nke ozo, (hiocha akpiri :p) onwere ike o gaghi ama mma nwoke grin ma o bu buru onye na-atu egwu Chukwu nke ukwu, ma too ogologo cheesy cheesy

ochi emeee m ife ooooooo cheesy cheesy cheesy

Nnem ujo atula gi, maka na ezurum ihe eji nwoke eme, were biakwa sie ike Ikenga. Oburu maka ihe nile idere, mara na mu enweghi nsogbu obula. Abughim onye na ezo ezo.
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by Wislet(f): 11:56am On Jan 04, 2012
hmmmmmmmm!!
ngwanu.
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by HighChief4(m): 11:58am On Jan 04, 2012
^^^Ichokwaa mu enye gi akara facebook mu, ka ije hu nwoke na mma
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by Wislet(f): 12:01pm On Jan 04, 2012
errrmm, igosi uwa iru gi?
Ngwa nye m nke e-mail gi.
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by HighChief4(m): 12:28pm On Jan 04, 2012
^^^Ngwa jee na profile mu, ka iwere akara email mu.
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by Wislet(f): 12:31pm On Jan 04, 2012
hahaha
e-mail nke a bu ogbonge grin
afugo m ya
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by ifyalways(f): 5:17pm On Jan 04, 2012
Oge adighi !

Biko,mgbe o ga-adabacha nke oma,mgbe unu ga na-ata ugba na amicha aka,unu chetakwa m.

Ka akuko oma puta from egwuregwu unu a.Isee
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by Wislet(f): 5:40pm On Jan 04, 2012
LOL
@Ify, darling check my update (new thread) wink
Ichoro ichotara m okoro? hehehe

biko nwanne m, enwere m ike inweta akara gi na facebuk , ma o bu e-mail wink
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by ezeagu(m): 6:29pm On Jan 04, 2012
Are the bridesmaids in Igboland really called "umu ashebi". . .

reaaallllllllyyyyyy. . . . . .??

Again, where did this marriage ceremony (Igba Nkwu Nwanyi) come from?
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by ChinenyeN(m): 6:34pm On Jan 04, 2012
ezeagu:

Again, where did this marriage ceremony (Igba Nkwu Nwanyi) come from?
Do you mean the name of the ceremony or the ceremony itself?
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by ezeagu(m): 6:35pm On Jan 04, 2012
No, the whole ceremony because I'm suspecting this was one of those cultures that spread around Igboland in the 20th century. (Like August meetings).
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by ChinenyeN(m): 6:48pm On Jan 04, 2012
Well, I'm told it came from Anambra. That's as far as my knowledge goes.
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by AndreUweh(m): 9:32pm On Jun 16, 2012
Igba Nkwu. Enjoy this beautiful aspect of Igbo culture.

Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by OdenigboAroli(m): 8:11am On Jun 17, 2012
ezeagu: No, the whole ceremony because I'm suspecting this was one of those cultures that spread around Igboland in the 20th century. (Like August meetings).

This your question is very strange; So you think europeans brought IGBA NKWU TO US ? I dont expect someone like you to ask this kind of question. Yea,maybe the ashebi was a recent thing but there has always always been umu agbogho who escort the bride.
In Idenmili anum nwanyi has three stages; First is iche ego,second is ibu ego and the las is igbankwu.
Iche ego; This is when the groom approaches the chic and proposes.

Ibu ego; This includes the actual introduction and paying of dowry.

Igbankwu; This is the actual grand wedding where the joining of hands takes place and the brides father gives the bride a cup of wine to go look for her husband and feed him the wine while on her knees...lol. This segment is also called "wine carrying".

Igbankwu is a traditional Igbo wedding which was invented by the Nri; Ezeagu,whites didnt introduce Igbankwu!! Yes,it has been modernized to an extent but it originated from Igboland.

After the wedding proper come the "nduna uno" and the "idu uno"...I will explain more...feel sleepy.
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by ifyalways(f): 11:34am On Jun 17, 2012
Lemme continue, I'm feeling 'awake and in asiri mood' lolz
Idu uno is when the bride is officially escorted to her new home, the husbands house. IMO, its the peak and highly emotional part of the whole marriage rites<<I'm teary eyed now>>
The bride is escorted by young ladies and married women from her village, all the gift items provided by her family and kinsmen on their heads(its mostly household utensils, the very feminine stuff(mortar, pots, ite ona, tripod stands etc) and her own personal items provided by her family and kinsmen (loads and loads of George wrappers, trinkets, head ties). Rich families send forth their daughters home with car gifts, landed properties.
Idu uno is when it finally dawns on the bride that she is actually leaving her family to go start her own home. Her mom, elder sisters, aunts and all related female kin starts the rite by praying, blessing and advising the bride. She's told what to expect, how to handle conflicts in her new home, how to relate with in laws and most especially to told to respect and honor her husband. The mom then embraces and bid her farewell. . .
Journey don begin oh, the spinsters take over. Like foot soldiers with the bride crying, ndi egwu by the side, the woman is led to her husbands house where the groom is by now, already waiting eagerly for his wife. The in laws and husbands relative would have also organised a wellcome party for the guests.
Wife is received, the grooms mom welcomes bride specially in same fashion as her mom ie prayers, blessings and advice.

Its a lovely culture and I absolutely love it!
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by ifyalways(f): 11:44am On Jun 17, 2012
Some of the songs for Idu uno are:

Ada anyi nwanyi (thrice)
Lota kwa ebe I si bia
E menyekwana anyi ifele
Di gi bu eze gi
Sopulu ya
Nma nwanyi bu di ya

Another :
Asa Nwa asa Nwa
Adaeze a nabago be di ya
Asa Nwa asa Nwa
Adaeze sopuli di gi
Asa Nwa asa Nwa
Adaeze telu di gi ofe di nma
Etc

Lol
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by AndreUweh(m): 6:05pm On Jun 17, 2012
Odenigbo and Ify, it shall be well with you guys.
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by HighChief4(m): 1:00am On Jun 19, 2012
@Ify, nice one. Really enjoyed that. My brother Andrew Kedu ka eke si anya anwu?
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by AndreUweh(m): 12:28pm On Jun 19, 2012
High_Chief: @Ify, nice one. Really enjoyed that. My brother Andrew Kedu ka eke si anya anwu?
O bu ntughari-ntughari. Udo di.
Who is the lucky bride this time?.
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by Afam4eva(m): 1:45pm On Jun 19, 2012
Nice
Re: Igba Nkwu Nwanyi (igbo Traditional Wedding Ceremony) by ifyalways(f): 6:01pm On Jun 19, 2012
Anyi a choghi nice nice, afam and high chief, when are you guys inviting us to your igba nkwus?lol
Dede Andrew, bless you too.

(1) (2) (3) (Reply)

Anambra Widow Refuses To Drink Water Used In Bathing Her Late Husband / What Does 'Iyawo' Mean? / Hausa/Fulani Girls Are The Most Beautiful In Nigeria [Photos]

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 52
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.