Politics › Re: Umuigbo Thread by arushiuga(op): 5:41am On Jul 30, 2016 |
Ndi ofe mmanu abiago iyasa thread a. ihe oma anyi ga emere onwe anyi bu ka anyi hara i za ihe obula ha na ekwu. Umu Igbo ututu oma |
Politics › Re: Umuigbo Thread by arushiuga(op): 7:41pm On Jul 29, 2016*. Modified: 10:48pm On Jul 29, 2016 |
AmuDimpka: Nwanne , imelu ofuma mepee threadia....mkpari ndi ofe mmanu Na enye anyi bu anya ufu. Onweghi ebe oluru anyi Na ha . Ha ma nke ahu. Anyi bu ugomba Igbo eji eme onu Umu ASA anyi Asadike anam ekele Achoghimu ka anyi na afu onwe anyi ka ndi iro igbo bu igbo ebe obuna |
Politics › Re: Igbo Should Stop Thinking About Presidency In 2019 Okorocha by arushiuga(m): 7:05pm On Jul 29, 2016 |
medpren: Visionary Okorocha's metamorphosis.
While educated Imolites are dying of hunger and leaving the state due to unpaid salaries. Okorocha is not feeling the pain infact he is celebrating a fat 'Visionarized neck'.
Compare and contrast.
Pic 1: Okorocha's neck in 2012
Pic 2: Okorocha's "visionarized neck" in 2016
Pic 3: Okorocha celebrating his 'visionarized" fattened neck.
What can be more visionary than having a fattened neck while chopping Imolite's salaries?  mgbe obula nna fu okoroawusa a na ma fu monkey gbara agba |
Politics › Re: Igbo Should Stop Thinking About Presidency In 2019 Okorocha by arushiuga(m): 6:36pm On Jul 29, 2016 |
alade112:
 onye ara akwunakwuna ndi Ofe mmanu |
Politics › Re: Igbo Should Stop Thinking About Presidency In 2019 Okorocha by arushiuga(m): 6:32pm On Jul 29, 2016 |
alade112: alert!!! ndi Ofe mmanu. ihuru omume ha ndi ara. |
Politics › Re: Uche Ogah Inspects His Master Energy City Project In Abia State(pics) by arushiuga(m): 5:26pm On Jul 29, 2016 |
obu eziokwu na i na enye umuigbo na ndi mba di iche iche oru mana ihe oma i ga emeremu bu ka gi na governor ikpeazu dozie. agba zi na ikpeazu akwukwo na ulo ikpe |
Politics › Re: Onitsha Main Market:what Makes It Boom In The West Africa Sub-region by arushiuga(m): 5:22pm On Jul 29, 2016 |
ahia onitsha ahia kachasi na Africa nile. |
Politics › Re: Igbo Should Stop Thinking About Presidency In 2019 Okorocha by arushiuga(m): 5:20pm On Jul 29, 2016 |
roachas umuigbo mana ibu sabo. ibughi ezigbo mmadu. ibu onye odubo ndi hausa na Yoruba |
Politics › Re: How To Develop South East Nigeria To An International Standard. by arushiuga(m): 4:34pm On Jul 29, 2016 |
Nwanyi a ana kpo Adaure4ever Umu Igbo obula ma na ibughi oganiru igbo n obi. Amara mu na ibu sabo. |
Politics › Re: #imoreun: APC Sweep Polls, As INEC Declares Uwajumogu Senator Elect by arushiuga(m): 4:32pm On Jul 29, 2016*. Modified: 4:49pm On Jul 29, 2016 |
Anyi ga ewepu gi naoche uwajumogu i gaghi ano te aka noche ahu |
Politics › Re: Obiano Lied About $5Million Vegetable Exports - Sahara Reporters by arushiuga(m): 4:28pm On Jul 29, 2016*. Modified: 4:46pm On Jul 29, 2016 |
Ndi ojoo a abiakwa ozo. Ha na ekwu na governor anyi willy na asi asi. Ha pachara anya ha. Willy bu ezibo mmadu. Willy na agba mgbo. Umuigbo ekwela ka ndi ojoo a na asigbo governor anyi asi |
Politics › Re: Steps To Recall A Senator In Nigeria (who Do We Recall First) by arushiuga(m): 4:22pm On Jul 29, 2016 |
Achoromu ka ha recall uwajumogu nke meriri election e mere na Thursday. |
Politics › Re: Umuigbo Thread by arushiuga(op): 2:52pm On Jul 29, 2016 |
Fleshly: Very soon dese sons of devil Afonjas will come here out of envy and always wanting to associate with us. Ashawo people.
Umu Igbo ekene'm unu! Nwa nnem achohim ka anyi na akpo aha ndi Ofe mmanu ahu. |
Politics › Re: Umuigbo Thread by arushiuga(op): 2:50pm On Jul 29, 2016 |
brize: Nkem bu ka anyi na akwado ndi ma obu onye nke anyi na ihe obula ana ekwu make ya, ihe dika LIKE na SHARE na enyelu onye kwulu okwu aka ma na egosi nkwado. Onwe ihe obula ihuru nwa afor dere mana obi gi anabataghi ya jiri nwayoo mechie onu gi ma obu I degere ya ur quote na asusu anyi. Uzo di otua ga eme anyi akwudosie ike. Udo diri unu Ihe a ikwuru di mu n obi |
Politics › Re: Umuigbo Thread by arushiuga(op): 12:53pm On Jul 29, 2016 |
olaitoro: op it is akpari and not apari. note the correction.
it seems na I toro na Lagos, mere I jiri dee P ka KP. All the same, i gbariri.
Yagaziere Igbo nile Nwa nnem ekele m gi. Eziokwu etoromu na ala igbo. Aka mu na amu ka esi Ede ihe nasusu igbo |
Politics › cc by arushiuga(op): 12:44pm On Jul 29, 2016*. Modified: 1:44pm On Jul 29, 2016 |
Cc |
Politics › Re: Why The Nnewi Model Can Transform Nigeria by arushiuga(m): 12:07pm On Jul 29, 2016 |
investnow2013: Why the Nnewi Model Can Transform Nigeria WHY THE NNEWI MODEL CAN TRANSFORM NIGERIA Nnewi bu omaricha obodo. Nnewi nwere mmadu. Nnewi bu dubai anyi,Japan, Taiwan anyi. Anyi enwenyi obodo ozo so so Nnewi. ka anyi bu umuigbo mezie omaricha obodo a. Nnewi obodo oma |
Politics › Re: Anambra 2017: Ngige Stirs The Hornet’s Nest by arushiuga(m): 11:47am On Jul 29, 2016 |
Onye bu nwoke sabo a ana kpo ngige. Oburu na obu nwoke ya je zoo election. Anyi ga emechu ya. Willy obiano so so gi ka anyi ma |
Politics › Umuigbo Thread by arushiuga(op): 11:36am On Jul 29, 2016 |
Ututu oma umuigbo ihe mere nji we're m eye thread a bu maka ihe ndi mba ozo na eme anyi adigho mma. Ha na apari anyi. Ha enweghi nsopuru ebe anyi no. Anyi aga a no ndi ojo a na apari anyi mbanu o da eme. Achoromu ka nwa igbo obula bi do ta de ihe obula ochoro ide na asusuigbo otu a ndi mba ozo a gag hi ama ihe anyi na ekwu |