Ibobabe's Posts
Nairaland Forum › Ibobabe's Profile › Ibobabe's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 (of 13 pages)
![]() ochi egbugom ebea kedu ebe ndia niine si wee putasia ?hahahahhahahahahahahaha happy ekeresimesi ![]() |
ChinenyeN:Nne,anatagokwam ebea oooo ![]() adim mma,keekwanu maka gi?? agabaI23:agabaaaaaaaaaaaa biko gee ndumodu iron gong nyeee gi onwero ife ibu ajo anu na emeelu mmadu cheghaliaaaaaaaaa ![]() |
ijeoma ijenma kainyechukwu munachimso ugochinyelu ojinika kenechukwu zimuzo olaedo |
metal-gong:keekwa ebe onye nkea si liputa?? mkpoo gi ula kitaa,ichoo eze gi acho > ![]() agaba, agwagom unu kwusi ajo okwu ifuro na iron gong si ebe osi duo unu ndumodu kpachalukwa anya, ![]() |
amam na ifea unu na akpo garri aburo garri oo garri na ebunye oya si si na gogo ![]() nawwwa oooo afunurom ebe akuko garri di otua, unu jilu nwayo kwuonu eziokwu biko. ![]() |
hahahahhahahahahahahahaha@ pres ebe nke a na atu ujo agaba osokwaa gi agana tesco ga gote ife iga eli nolu ebea na achu nwanyi ![]() |
agabaI23: ![]() mbaaa,odirom ka onyea emetutaa ego nke anwa aka keekwa nke bu dr p ![]() |
chiogo:keekwanu ife ichoo kam gwa ya ![]() mga ekenenu ya maka olu oma oluu na ndu gi eh ![]() agaba, foto ya magbulu onwe ya na mma kitaa kam gaa fu ya,so ochi kam na achi ebeaaa ![]() |
agggy nwa, mga eje choo fa, not watched most of them anyways, thanksss ![]() chiogo, ifugo na igwa ndi mmadu fork akpotagoolu anyi onye ofuu na thread aa, daalu ![]() O-B-J no offense taken, uv really achieved sth positive, na nlo gi ![]() |
George_D: no ooo,save time to do nice thingss ![]() |
agabaI23:nke mga egota, O-B-J:o-b-j,choigo is my websister and her profile is her own form of self expression aka art it's not in ur place to call it nasty and she never said she wanted womanly pics abeggg anyi anaro akpali mmadu ebea,anyi na ano n'udo ![]() dalu maka d compliment tho |
agaba, biko kam juo gi onwekwaa akuko ozo ina ako ma oburo ife imee na ife imerooo?? o maka ndi otu gi ka eji mebe codes na NL jilu ya nwayo oo biko?? agwalam gi,i nid Kristi, ![]() biko reccommend aa lum film, |
odigi kam aga agwa gi ![]() commander in chief of ihe ojoo ![]() nee ka nti gi si kwulu otu ebe ina acho inu ife ojoo ![]() |
ewooooooooooooo mana odika onwetego ndi yahooo d loss of ego ga afugbu ya oo odika onye ego na ato uto karia normal ![]() ok ooo,ka edebenu heavenly feeling, ![]() |
bia aggyy ofokwaa ka ndi NL censor kwuo iru mmadu keekwa nke bu poo na heavenly feeling ![]() ife nkea dikwam egwu ![]() |
agabaI23:isi gbawakwaa gi ![]() okwa syphi ana ebute thru typing na NL ![]() mana anyi ma na inweee nka na akogbu gi ![]() |
agabaI23: dady syphi gi na onye, imakwa na emyy no na NL biko ejikwana onu gi tinyem na nsogbu anu mpama ![]() |
KPUCHIE GI ONU ![]() oro gi bu ajo anu anyi na aya na NL aa so itinye foto ndi eyiro efe ka ina alu ina alarukwa ula chaa ![]() kee ka kraw kraw gi me?? okana ako gi?? inukwaa ogwu enyee gi mgbe ibiachaa konsultation na my clinic?? ope na ona alu olu ya, ![]() |
agabaI23: ![]() agaba okwa ka osi di, d nwa choo itabepu chiogo nti egwu dikwa ![]() |
chiogo:okay oo kam kwete kachi foo y'all kam ga hit ee d sack, mga afu unu echi |
chiogo:nne eh, iwe d boi dikwa egwu ojirodi nwayo yosibekwa ya ike oooo ![]() |
OgidiBoy:so u mean u really don't understand ibo?? shes not saying shit bout u please not at all ok?? abeg ooo pardon us, ![]() |
chiogo:mbanu chiogo anyi ga e pet ya anyi ga akpo ya ogiii nwannaaa ka obi di ya mma inugo?? ![]() |
OgidiBoy:chiogo,broda ogii na ewekwa iwe keekwanu ka osi malu ife anyi na ekwu ebe obu na onaro aghota ![]() biakwaa ka anyi siba ya ndo ooo ka udo di ![]() |
mama-gee:well, yea, wen u mix igbo and english,people say its engligbo, as a joke i guess ![]() |
chiogo:nne eh,amam ka esi enwude udi ndiaaa ![]() asim ya na agaba ga akuziilu ya igbo,hehehehehe yes oo, mna anu di,efe ndi gbaghalia na NL adirooo ![]() |
OgidiBoy:okayyy ina a try obele mana odika ina anu igbo and mana eme pretend eh?? ![]() kee ka isi malu ife bu ndo?? |
chiogo:daalu ooo @mama gee its called engligbo ![]() |
some people do stuff and make hard choices which may at the time make sense for them be it rite or wrong no1 has d rite to judge, not to talk of being smug bout it, dats soo mean and nasty ![]() |
chiogo:chiogo biko kee ka esi e delete posts?? ummm, mga akowa later mana e need m ime delete ife mdeeee |
OgidiBoy:masquerader?? no ooo don't say that see,im breaking d rules here, we speak onli ibo u'll have to return for classes tomorrow by agaba ok? mama-gee:me 2 ![]() |
well, since im not perfect our darling dad agaba will be pleased to take u thru d abc's of ibo okayyy ![]() |
?

