Ibobabe's Posts
Nairaland Forum › Ibobabe's Profile › Ibobabe's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 (of 13 pages)
otele: ![]() otele, anugom di biko agaba bu nwannem na Kristi |
agabaI23:nnam,inwulu anwu na mmadu inwero ngwota eeee tufiaaaaaaaaaaaaaa, lotekwa na mu anugo di edezina ife ojoo biko ![]() |
agabaI23: nwokem igamikwaala kedu onye gwaa gi nam bu size 10 umu nwanyi efukwaaa ibu kwa agu nwanyi na eziokwu agbapulam oooo ![]() |
agabaI23:ebelem na emeelu gi, afuum na ina acho ndi ga adagbu gi ![]() ![]() echefukwana idenyem na will gi mgbe oga eme, ![]() |
agabaI23: ![]() agu!!! okwa so ndi ike ha ra ka bons ka ina esoghali ![]() ![]() |
nwokem isi adiro gi mma afugom na inwero ngwota ebutekwana syphi na gonny amam na ina alu mpu na ebeanwa ino ![]() |
agaba, afugom na faketan fit gi ofuma ibu onye ojoo kara aka kama iga ekwu ife di mma, ina ako n'enu n'enu ichutagokwa nwanyi ka ika no NL avhughari umunwanyi?? ![]() |
egbe ebu igwe gbawakwaa gi onu ebe anwa iga ebu ulumafo ime?? isi aki ![]() biko oo mgbachaa akwukwo akoba maka imu nwa ichena obu gi?? ike oku ![]() |
![]() nna ehhh, nwoke ekwerokwa ekuda chaaa ona eche final, ![]() |
looool mba oo anyi mee ego mgaaa naija na afo ozo anyi agbaaa akwukwo ika no uk?? anam abia ebe anwa na age eyero aka amaberom mgbe ooo mana oga abu ebe june nosikwaa ike oooo keekwanu maka gi?? onwego nwanyi kwetee?? ima na fancha mana ibu akaaka ochuu nwanyi ![]() |
eheee kitaa ka ibiaaa ekwekwana ka dim fu ifea idee chuo gi oyi eh ichoo ka okupu gi eze niine di gi n'onu?? ![]() |
![]() agaba anatarom ekene anwa kenee mu ofuma gi na onye ga akwu na anwu amam na oyi na egbu gi ebe anwa ino ![]() neenu onye na agwa mmadu maka afa abuo, ekwekwana kam mepee onum ebea ooo fake kara aka ![]() |
hahahahahahhahahahhahahaha hehehehhehehehehhehehehehehe egwu anarozi atum ooo ife mjigoo anyam fu na ebea eweoupgo egwu na anyam oo onwerozi onye mna atu ujo ofozia gi mee osiiso kenee mu biko anam eche gi ![]() |
agyyyyy, taa kpuchie gi onu ebe anwa, fichaaa ife anwa idee tupu mgbaa gi n'anwu ebea, kama iga ekenem sim nnooo,i na ajum ajuju kpachakwaa anya ![]() |
ndi enyim ooooo, kee ka unu me?? otekwaala nu aka, kedu nke na afio ![]() agaba123,ochuu nwanyi, kedu?? arapugom fb,maka akwukwo, keekwanu ify,okija,presido,romanus,ekeneem unu, missed y'all |
thanks ruby agaba, i branch go to hausa??hahahahahahaha evrybody ndeewo nu oooo!!! |
amarom ife country 5 bu agaba bu d nwa aturu and abum d agu ![]() |
agaba kam sikwa,because amam na iburo onye na agba oso ozioma oo engligbo kam suuu achoom ikwu na agaba ga eji aka ya mechie gi onu mana ighotaa ifem na ekwu,oputaa na ibu onya abakaliki ![]() |
agaba gbaa oso onaro a like slanderous comments,lol mna eche ka onata mechie gi onu wi aka ya ![]() |
JEHOVAH!!!!! hei!!! ozioma,ekwuzina udi ife anwa biko |
ozioma odirodi possible chaaaaa my man ga agbatu ya first ![]() mana agaba bukwanu ezigbo mmadu,rapuchakwaa ife niine ona ede ebea mna achoolu ya nwunye ![]() |
ozioma ummmm thanks mana jilu nwayo agaba bu nwanne oyim nwoke ![]() |
agabaski kee isi ina ako maka ya?? ooo nke di na ebea?? ima di head angle di wierd so ama use nwu ya forife alulu ani, okwa ighotaa ifem na ekwu?? ife di mma= ego,hahahahahahahahaha ima ife, ozioma agaba bu ezigbo mmadu and nwannem @ dat(ona eli gini ? hahahahahahahahaoo ginwa kam na enyo enyo ![]() |
ike adirom iko ya na fb kitaaa mga enye gi d akuko mgbe nni juum na afo ![]() |
@ oziomatv ope na afa niine a ina etom gbakwa aka, ![]() |
agaba ohuru nwanyi kwe onwu1 of nairaland,hahahahhahahhahahaha achigidegom ochi ebea. . . agaba iga egbu mmadu meanwhyl,egwu gi anwa dikwa egwu,hahahahahahaha mga eme gi update maka topic egwum,ife ofuu emego iga achi ezigbo ochi, ![]() |
wow it seems a lot has happened ere,lol uche2nna, oo egwu ka fa na egwusa gi ok? ewena ya serious, afterall oo munwa ka ana asi na mmadu niine mekaa manchester m no shakes tho no nid to weeela iwe nwanne,anyi ga ebu afa fa gaa alusi okija ![]() unu akpozina afam in vain thanks. . . romeo ebelem na emeelu gi onwee agbusi taa gi yesterday ![]() because na ewegagom afa gi to u know wher ![]() |
agaba afu gom ya hahahahahahahahahaha kam gbagodi gi nkiti for now maka mchoo iga mee ife mgbe m nataa ebea mga enweta gi ![]() |
romeo arusi okija chukwaa gi oso na anyasi choo ima ka odi onye lachaa gini?? ike aki ![]() ruby agaba ma ifem na ekwu ![]() |
Ma cup size gi amacha m ya

