Nzuko Umu Igbo niaraland - Politics (2) - Nairaland
Nairaland Forum › Nairaland General › Politics › Nzuko Umu Igbo niaraland (3360 Views)
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by POLYGAMY: 11:10am On Dec 20, 2021 |
SlayerForever:WHO ARE YOU WORKING FOR ![]() |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by POLYGAMY: 11:12am On Dec 20, 2021 |
OneBulletOnly:GUYS LISTEN TO THIS GUY, HE MIGHT NOT BE IGBO BUT HES MAKING A VALID STATEMENT |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Biafrarep(m): 11:17am On Dec 20, 2021 |
Kwem:Nwa nna, atumatu-a bu ihe kwesiri ekwesi. Ihe obula gbasatara ndi Igbo na amasim nke ukwu. Ana-m akwado unu. Akara ekwe nti unu nwere ike iji nweta-m na WhatsApp bu nkiti, asato, nkiti, isii, asato, otu, iteghite, asato, nkiti, otu, isii. Ndeewo nu!! |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by SlayerForever: 11:23am On Dec 20, 2021 |
POLYGAMY:The Igbo nation. |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Nobody: 11:24am On Dec 20, 2021 |
OneBulletOnly:ị na-ekwu ihe mkpofu |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Nobody: 11:26am On Dec 20, 2021 |
Anọkwa m na WhatsApp Group, ana m enyocha ihe niile ị na-ekwu |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by SlayerForever: 11:27am On Dec 20, 2021 |
Biafrarep:Ndeewo. Kam kpọtu gị kita. |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Nobody: 11:28am On Dec 20, 2021 |
Biafrarep:Okay bro...M nokwa na group. Chukwu gozie Naijiria |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by OneBulletOnly: 11:29am On Dec 20, 2021 |
DubaiLandLord:Igbos don't be deceived, this are government sponsored agent that are going about tracking, kidnapping and beheading Igbos. |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by OneBulletOnly: 11:38am On Dec 20, 2021 |
DubaiLandLord:Igbos don't be deceived, these are one of the paid government sponsored Jihadist, they will pretend to be Igbos and before you open your eyes, you already in their net. They track you, kidnap you and behead you and tag you IPOB ESN Cannibals |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by ThickSharon123(f): 12:45pm On Dec 20, 2021 |
OneBulletOnly:Biko Kwusi, Kwusi IKwe ka paranoia hi Neeta gi mma. I nwere ihe akaebe na-abugi WhatsApp. Na Onye gwara gi na anyi na-eji WhatsApp |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by ThickSharon123(f): 12:47pm On Dec 20, 2021 |
OneBulletOnly:Kedu udi Onye ujo Ka I na-alu n'azu biko o buru na ichiogi isonye Kwusi igbochi eboes ihu mba n'anya OZo isonye. |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(op): 12:50pm On Dec 20, 2021 |
Biafrarep:biko were oche n'iru! Imere ofuma chukwu gozie gi |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by ThickSharon123(f): 12:51pm On Dec 20, 2021*. Modified: 10:02am On Dec 21, 2021 |
OneBulletOnly:. |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(op): 1:00pm On Dec 20, 2021 |
POLYGAMY:ogam, butuoo!! Owu maka odinma NDIIGBO mere anyi hi na akpoku unu nile Ka anyi wee Ike ikparita uka. Owere ihe Di okeh mkpa anyi by Umu Igbo na niaraland choro ime maka odinma anyi Nile biko, onye mpa butuoo oh! Ihe i'na ekwu gbasara ndi na aruru ndi uwei ojii oru so na akwukwo, oya mere anyi jiri were asusu anyi ma nwekwaa usoro anyi ji akparita uka, lekenee akara slayer were uzo obu na ichoro iji wee mara ma obu ya kpomturu ya. Odi okeh mkpa na iga esoro umunne gi kpakarita uka Ka anyi wee a mee ihie biko oh! Butuoo ma egwu atula gi... |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by ThickSharon123(f): 1:01pm On Dec 20, 2021 |
Na otu ihe m buru n'anya na admin bu o na-ahoro anyi nke oma na na observation. Eziokwu nye Chineke |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by udele1: 1:04pm On Dec 20, 2021 |
Lol. Una dey fear to exchange number? Una dey fear canibals? Una no want make una chop una sef? Una don become endangered species for Biafraland? Gidigidi make u exchange number with your fellow Biafrans na.
|
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(op): 1:04pm On Dec 20, 2021*. Modified: 1:30pm On Dec 20, 2021 |
ThickSharon123:I'degara ya akwukwo bu itupu ogeh, biko hapuya oh nwa oma... |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by OneBulletOnly: 1:22pm On Dec 20, 2021 |
ThickSharon123:Igbos watchout look at the bolded statement of someone who claim to love Igbos, don't be deceived by them using women to cajole you to loose guard. Once you loose guard, they will kill, roast you and call you IPOB ESN cannibals. They have numerous accounts to deceive Igbos. |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by POLYGAMY: 2:33pm On Dec 20, 2021 |
Kwem:MY FRIEND STOP TELLING PEOPLE TO DROP THEIR WHATSAPP NUMBER HERE PLEASE |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(op): 2:36pm On Dec 20, 2021 |
POLYGAMY:Dede, asiruom gi deputa wosup nomba gi ebea kama chatia SlayerForever Ikwesigo imara slayer na niaraland. Slayer aburuozi onye ozo naw... |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by ThickSharon123(f): 2:59pm On Dec 20, 2021 |
POLYGAMY:ya ozi- email or pm. |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by POLYGAMY: 3:09pm On Dec 20, 2021 |
ThickSharon123:PM FOR ME |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(op): 3:11pm On Dec 20, 2021 |
ThickSharon123:biko, pm dedem a ozugbo, nwa oma.. |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(op): 3:14pm On Dec 20, 2021 |
POLYGAMY:SlayerForever |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by SlayerForever: 3:17pm On Dec 20, 2021 |
POLYGAMY:Slayerforever@aol.com |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Factshunter: 3:53pm On Dec 20, 2021 |
Biafrarep:Saving the number for reference. ![]() |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by OnyeOlokoro(m): 4:10pm On Dec 20, 2021 |
Umu igbo , umu Ndi chukwu tere nmanu! Ekelem nu Biko o ga amasim kam soro na ogbako obula uni weputara maka odinma ala anyi Onye kam ga edeghara onu ogugu ekwe ntim ka e tinyem na ogbako ahu ![]() |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by SlayerForever: 4:16pm On Dec 20, 2021 |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by IDENNAA(m): 4:26pm On Dec 20, 2021 |
Kwem:Nwa nne , ive ikwuu di usor. Emesia anyi ga enwe. Ighotago |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by IDENNAA(m): 4:27pm On Dec 20, 2021 |
Factshunter:Nwanne nchi apugo ....smh |
| Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by IDENNAA(m): 4:28pm On Dec 20, 2021 |
udele1:Ula ga emesia gboo onye nwugolu...afor nsi |
UMU IGBO, DON’T GET KILLED FOR ATHAN ACHONU AND HIS FULANI WIFE!!!!!! • Nzuko Aro In United States Builds Modern Mortuary In Arochukwu (photos, Video) • To The Muslim Members On Niaraland!! What Did Kukah Said Wrongly. • 2 • 3 • 4
Peter Obi’s $20m Anambra’s Investment Hits $100m • Peter Obi Submitted WAEC As His Highest Qualification To INEC • ISWAP Claims Responsibility For Killing Of Two Igbo Traders In Kano

