Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,152,076 members, 7,814,730 topics. Date: Wednesday, 01 May 2024 at 06:23 PM

Nzuko Umu Igbo niaraland - Politics - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Politics / Nzuko Umu Igbo niaraland (2428 Views)

Nzuko Aro In United States Builds Modern Mortuary In Arochukwu (photos, Video) / Nzuko Umuigbo Warns South East PDP Over Peter Obi. / Ifeanyi Ubah Meets With Nzuko Ora Nnewi, Declares Senatorial Ambition (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (Reply) (Go Down)

Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 7:18pm On Dec 19, 2021
Anam ede gara unu akwụkwọ dika wanne un n'onye n'neso ụzọ ọma wanne anyị nwoke nọ n'ụlọ mkpọrọ na aka ndi dss

Ọ dị mkpa iburu n'uche na mgba nile na eje ije na nzom ukwu nke ndị nna nna anyị (ji nmuta ipko oku amuta I mepere ye onu).

Anyị nwere ike na abịa ebe a ịgụ, mmụta, ịju ajụjụ, ma ịchị ọchị na ihe niile ngwa biko anyị kwesiri i kwụsịtu ufodu ihe Ka anyi wee Ike ikwu gbasara ọdịnihu anyi ma odinihu NDIIGBO

Slayerforever
Eastlink
Igboid
Etealterego
Bkay
NwaAmaikpe
9pluto
Supremos
Asgard73
Ofoigbo
AchelugoNwa
gidgiddy
Emergingnation2
Bomb24
Malawian
Makemoneywbsite
Mancoconut
Emmajnr1
Biafrarep
Godisbiafran
Cheruv
Eduj
Fbisshit
Fejoku
Horsepower102
Nwanyiogwashi
Arisebull
NwaNimo1
Shiver99
Proudigbo
Igboson1
Anago55
Oilpussy
Loveth360
Whiteangel1234
EzeNri
Polygamy
Idennaa
ThEGodFathEr103
kpomturum na d
Efu asato otu otu ano ato ise abuo ofu efu

3 Likes

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by SlayerForever: 8:05pm On Dec 19, 2021
Kwem:
Anam ede gara unu akwụkwọ dika wanne un n'onye n'neso ụzọ ọma wanne anyị nwoke nọ n'ụlọ mkpọrọ na aka ndi dss

Ọ dị mkpa iburu n'uche na mgba nile na eje ije na nzom ukwu nke ndị nna nna anyị (ji nmuta ipko oku amuta I mepere ye onu).

Anyị nwere ike na abịa ebe a ịgụ, mmụta, ịju ajụjụ, ma ịchị ọchị na ihe niile ngwa biko anyị kwesiri i kwụsịtu ufodu ihe Ka anyi wee Ike ikwu gbasara ọdịnihu anyi ma odinihu NDIIGBO

Slayerforever
Eastlink
Igboid
Etealterego
Bkay
NwaAmaikpe
9pluto
Supremos
Asgard73
Ofoigbo
AchelugoNwa
gidgiddy
Emergingnation2
Bomb24
Malawian
Makemoneywbsite
Mancoconut
Emmajnr1
Biafrarep
Godisbiafran
Cheruv
Eduj
Fbisshit
Fejoku
Horsepower102
Nwanyiogwashi
Ariesbull
NwaNimo
Shiver99
Proudigbo
Igboson1
Anago55
kpomturum na d
Efu asato otu otu ano ato ise abuo ofu efu

Umu b'anyi anyị enwego nzukọ ụmụ Igbo Nairaland karaka ebe anyị na malite atụmatụ dịcha icheiche gbasalu ọganihu ụmụ Igbo. Biko kanyi hapụkene ikwu sọsọ okwu, kanyi biakotanu we mepụta ife ka ndị Igbo.

Ngwanụ́, ọtụtụ ndị nwéré odimnobi ị so n'iheanaeme jiri ọsọọsọ kpọkuom na Whatsapp. Akaram bụ. Igbo ga-adị. Daalụ nụ.

9 Likes 1 Share

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Eastlink(m): 8:44pm On Dec 19, 2021
SlayerForever:

Umu b'anyi anyị enwego nzukọ ụmụ Igbo Nairaland karaka ebe anyị na malite atụmatụ dịcha icheiche gbasalu ọganihu ụmụ Igbo. Biko kanyi hapụkene ikwu sọsọ okwu, kanyi biakotanu we mepụta ife ka ndị Igbo.

Ngwanụ́, ọtụtụ ndị nwéré odimnobi ị so n'iheanaeme jiri ọsọọsọ kpọkuom na Whatsapp. Akaram bụ 07061458715. Igbo ga-adị. Daalụ nụ.
Igbo ndi nwem. Legodu akara whatsapp slayer ziputara. Biko unu chataria akara ahu! Udo diri unu nile.

6 Likes

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 9:14pm On Dec 19, 2021
SlayerForever:

Umu b'anyi anyị enwego nzukọ ụmụ Igbo Nairaland karaka ebe anyị na malite atụmatụ dịcha icheiche gbasalu ọganihu ụmụ Igbo. Biko kanyi hapụkene ikwu sọsọ okwu, kanyi biakotanu we mepụta ife ka ndị Igbo.

Ngwanụ́, ọtụtụ ndị nwéré odimnobi ị so n'iheanaeme jiri ọsọọsọ kpọkuom na Whatsapp. Akaram bụ 07061458715. Igbo ga-adị. Daalụ nụ.

Nwanem imere n Ike OMA, chukwu gozie gi.

Bikoo Umu Igbo bia nu Ka anyi kpakarita uka maka odinma Igbo nile, a riom unu sita na aha chukwu biko gbakoo nu ebea.
Soro akara ekwenti m ma obu SlayerForever fejoku biko tinye aru ebea, maka odinma NDIIGBO

4 Likes

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Fbisshit: 9:40pm On Dec 19, 2021
Kwem:
Anam ede gara unu akwụkwọ dika wanne un n'onye n'neso ụzọ ọma wanne anyị nwoke nọ n'ụlọ mkpọrọ na aka ndi dss

Ọ dị mkpa iburu n'uche na mgba nile na eje ije na nzom ukwu nke ndị nna nna anyị (ji nmuta ipko oku amuta I mepere ye onu).

Anyị nwere ike na abịa ebe a ịgụ, mmụta, ịju ajụjụ, ma ịchị ọchị na ihe niile ngwa biko anyị kwesiri i kwụsịtu ufodu ihe Ka anyi wee Ike ikwu gbasara ọdịnihu anyi ma odinihu NDIIGBO

Slayerforever
Eastlink
Igboid
Etealterego
Bkay
NwaAmaikpe
9pluto
Supremos
Asgard73
Ofoigbo
AchelugoNwa
gidgiddy
Emergingnation2
Bomb24
Malawian
Makemoneywbsite
Mancoconut
Emmajnr1
Biafrarep
Godisbiafran
Cheruv
Eduj
Fbisshit
kpomturum na d
Efu asato otu otu ano ato ise abuo ofu efu
Azam afam! Onye na akpo?

1 Like

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by OneBulletOnly: 9:42pm On Dec 19, 2021
Kwem:
Anam ede gara unu akwụkwọ dika wanne un n'onye n'neso ụzọ ọma wanne anyị nwoke nọ n'ụlọ mkpọrọ na aka ndi dss

Ọ dị mkpa iburu n'uche na mgba nile na eje ije na nzom ukwu nke ndị nna nna anyị (ji nmuta ipko oku amuta I mepere ye onu).

Anyị nwere ike na abịa ebe a ịgụ, mmụta, ịju ajụjụ, ma ịchị ọchị na ihe niile ngwa biko anyị kwesiri i kwụsịtu ufodu ihe Ka anyi wee Ike ikwu gbasara ọdịnihu anyi ma odinihu NDIIGBO

Slayerforever
Eastlink
Igboid
Etealterego
Bkay
NwaAmaikpe
9pluto
Supremos
Asgard73
Ofoigbo
AchelugoNwa
gidgiddy
Emergingnation2
Bomb24
Malawian
Makemoneywbsite
Mancoconut
Emmajnr1
Biafrarep
Godisbiafran
Cheruv
Eduj
Fbisshit
kpomturum na d
Efu asato otu otu ano ato ise abuo ofu efu

Your ladies are been kidnapped and raped daily, your men are kidnapped and killed and beheaded. Why are you quite, you want to believe the government that deny lekki massacre. Be wise Igbos.

3 Likes 1 Share

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 9:53pm On Dec 19, 2021
Fbisshit:
Azam afam! Onye na akpo?
onye oma, bia Ka iwere oche iru lol

1 Like

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Fbisshit: 9:56pm On Dec 19, 2021
Kwem:
onye oma, bia Ka iwere oche iru lol
abiam ozugbo, owekwanuru ihiem kposara?

Kwu WA nu na anam any lol
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 9:58pm On Dec 19, 2021
Fbisshit:
abiam ozugbo, owekwanuru ihiem kposara?

Kwu WA nu na anam any lol
n noo, ma chere Ka anyi zuo oke!
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Investigative: 10:02pm On Dec 19, 2021
Don’t fall this useless scam

1 Like

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Shaolin77: 10:03pm On Dec 19, 2021
OneBulletOnly:

Your ladies are been kidnapped and raped daily, your men are kidnapped and killed and beheaded. Why are you quite, you want to believe the government that deny lekki massacre. Be wise Igbos.
Get lost onye ofemmmanu, ur ppl skull are being mined daily, ur region is becoming ritual killing HQ of Africa, majority of ur youths have dropped out and now internet fraudsters, of all these chaos ravaging ur brownroof republic, you still on NL looking for igbo topic to post rubbish

No be juju be that?

8 Likes

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by ThickSharon123(f): 10:06pm On Dec 19, 2021
Ka me ihe Di mkpa, biko ihunaya m

2 Likes

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 10:09pm On Dec 19, 2021
ThickSharon123:
Ka me ihe Di mkpa, biko ihunaya m
nwa oma di ora nma I bia la? N noo!

1 Like

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by ThickSharon123(f): 10:12pm On Dec 19, 2021
Kwem:
nwa ima do ora nma I bia la? N noo!

Daalu ihunaya m. M ga-eme ihe niile o ga-ewe iji zoputa agburu Igbo.

3 Likes

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 10:16pm On Dec 19, 2021
ThickSharon123:

Daalu ihunaya m. M ga-eme ihe niile o ga-ewe iji zoputa agburu Igbo.
ana akukwa aka ebea? Bia nne, noro wayooo Ka ndi ga agwa anyi okwu ga aputa na oge ha...

Were oche iru...!!

1 Like

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by ThickSharon123(f): 10:25pm On Dec 19, 2021
Kwem:
ana akukwa aka ebea? Bia nne, noro wayooo Ka ndi ga agwa anyi okwu ga aputa na oge ha...

We're oche iru...!!

Oke, nsogbu adigi

3 Likes

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by gidgiddy: 10:32pm On Dec 19, 2021
Kwem:
Anam ede gara unu akwụkwọ dika wanne un n'onye n'neso ụzọ ọma wanne anyị nwoke nọ n'ụlọ mkpọrọ na aka ndi dss

Ọ dị mkpa iburu n'uche na mgba nile na eje ije na nzom ukwu nke ndị nna nna anyị (ji nmuta ipko oku amuta I mepere ye onu).

Anyị nwere ike na abịa ebe a ịgụ, mmụta, ịju ajụjụ, ma ịchị ọchị na ihe niile ngwa biko anyị kwesiri i kwụsịtu ufodu ihe Ka anyi wee Ike ikwu gbasara ọdịnihu anyi ma odinihu NDIIGBO

Efu asato otu otu ano ato ise abuo ofu efu

Bia nwokem! Kedu ihe mere iji-acho akara ndi mmadu? I bu DSS? Ndi osochiegbu!

4 Likes 1 Share

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Anago55: 10:38pm On Dec 19, 2021
Biko, si chetakwa na-ndi okenye na ndi echiri echichi na nairalandia nokwa ebe a

Anago55 bu otu onye na ime ha. Beluso ma ibu nwata n'ebe a

Ihe obula ga ebute agam n'iru umu Igbo,anom niya chimchim

1 Like

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by SlayerForever: 10:53pm On Dec 19, 2021
Anago55:

Onye Ichie. Daalu sir.

2 Likes

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by SlayerForever: 10:53pm On Dec 19, 2021
gidgiddy:

Bia nwokem! Kedu ihe mere iji-acho akara ndi mmadu? I bu DSS? Ndi osochiegbu!

Gidgiddy ke ka-ime? Otekwala.

2 Likes

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 10:59pm On Dec 19, 2021
gidgiddy:

Bia nwokem! Kedu ihe mere iji-acho akara ndi mmadu? I bu DSS? Ndi osochiegbu!
onye mpa zukwanu ike! Abu gim onye DSS kama Abum onye ozi biara iweta ozioma gbasara Aligbo.
Bia Ka iwere oche, nwoko oma lol..
Noro odu mgbe otu nime ndi ge eweta ozioma nka ga Abia!

1 Like

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 11:05pm On Dec 19, 2021
Anago55:
Biko, si chetakwa na-ndi okenye na ndi echiri echichi na nairalandia nokwa ebe a

Anago55 bu otu onye na ime ha. Beluso ma ibu nwata n'ebe a

Ihe obula ga ebute agam n'iru umu Igbo,anom niya chimchim
Dede ewela iwe biko!
Bia were oche iru.
Anyi nwere okwa di okeh mkpa anyi choro Ka soso umuigbo nuru, biko nyere anyi aka Ka ndi neli bu NDIIGBO nuru okwaa biko.
Chukwu gozie gi....

1 Like

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by OneBulletOnly: 11:08pm On Dec 19, 2021
Shaolin77:
Get lost onye ofemmmanu, ur ppl skull are being mined daily, ur region is becoming ritual killing HQ of Africa, majority of ur youths have dropped out and now internet fraudsters, of all these chaos ravaging ur brownroof republic, you still on NL looking for igbo topic to post rubbish

No be juju be that?

Igbos don't be deceived this fake unity beggars have created fake Biafran groups on facebook to campaign against Biafrans. They are constantly every minutes trending fabricated propaganda against the Igbos. All media houses have been bought over, so don't expect any media house to report the truth. All newspapers houses have been bought, non can write against the APC government.

1 Like

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by OneBulletOnly: 11:14pm On Dec 19, 2021
SlayerForever:

Umu b'anyi anyị enwego nzukọ ụmụ Igbo Nairaland karaka ebe anyị na malite atụmatụ dịcha icheiche gbasalu ọganihu ụmụ Igbo. Biko kanyi hapụkene ikwu sọsọ okwu, kanyi biakotanu we mepụta ife ka ndị Igbo.

Ngwanụ́, ọtụtụ ndị nwéré odimnobi ị so n'iheanaeme jiri ọsọọsọ kpọkuom na Whatsapp. Akaram bụ 07061458715. Igbo ga-adị. Daalụ nụ.

If you are Igbo and want Igbo progress. Don't use whatsapp, FAKE Igbos working for government to destroy Igbos will also join and send all your numbers to DSS and you will be picked up.

There are various anonymous app, where you can fully hide your numbers and identity.

1. Telegram
I can give you more apps, but with whatsapp. Forget it

You think the APC government is laughing with you Igbos?

1 Like

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Lawsaite: 2:02am On Dec 20, 2021
SlayerForever:

Umu b'anyi anyị enwego nzukọ ụmụ Igbo Nairaland karaka ebe anyị na malite atụmatụ dịcha icheiche gbasalu ọganihu ụmụ Igbo. Biko kanyi hapụkene ikwu sọsọ okwu, kanyi biakotanu we mepụta ife ka ndị Igbo.

Ngwanụ́, ọtụtụ ndị nwéré odimnobi ị so n'iheanaeme jiri ọsọọsọ kpọkuom na Whatsapp. Akaram bụ 07061458715. Igbo ga-adị. Daalụ nụ.

Obu mu wa n'ekwurugi na Whatsapp"
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by POLYGAMY: 7:21am On Dec 20, 2021
SlayerForever:

Umu b'anyi anyị enwego nzukọ ụmụ Igbo Nairaland karaka ebe anyị na malite atụmatụ dịcha icheiche gbasalu ọganihu ụmụ Igbo. Biko kanyi hapụkene ikwu sọsọ okwu, kanyi biakotanu we mepụta ife ka ndị Igbo.

Ngwanụ́, ọtụtụ ndị nwéré odimnobi ị so n'iheanaeme jiri ọsọọsọ kpọkuom na Whatsapp. Akaram bụ 07061458715. Igbo ga-adị. Daalụ nụ.
MATAKWANU NA ONWERE UMU FULANI AMURU NA ALA IGBO NO NA NAIRALAND. NWA AMADI AHU ANA AKPO OSAGY.EFO JULIUSMALEM.A MALESZENAW.I BU AGENT NDI UWE OJI NZUZO (DSS). ITINYE AKALA EKWE NTI GI EBE BU NNUKWU MISTAKE. KA UBURU UNU BUURU UNU UZO BIKO
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by POLYGAMY: 7:25am On Dec 20, 2021
SlayerForever:

Gidgiddy ke ka-ime? Otekwala.
KEDU KA ISI TINYE AKARA EKWE NTI GI EBE A

USE YOUR HEAD BRUH
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by udele1: 7:44am On Dec 20, 2021
Biko, ihea bu nzuko ndi BINGO IPOB. Oburo Nzuko ndigbo. Onwero ezigbo nwafor igbo, choro inwe mmeko ndi IPOB na egbu ndi igbo, ma n'erikwa anu ha .

5 Likes 3 Shares

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by SlayerForever: 9:10am On Dec 20, 2021
POLYGAMY:
MATAKWANU NA ONWERE UMU FULANI AMURU NA ALA IGBO NO NA NAIRALAND. NWA AMADI AHU ANA AKPO OSAGY.EFO JULIUSMALEM.A MALESZENAW.I BU AGENT NDI UWE OJI NZUZO (DSS). ITINYE AKALA EKWE NTI GI EBE BU NNUKWU MISTAKE. KA UBURU UNU BUURU UNU UZO BIKO

Ọnwero ife neme dianyi.

1 Like

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by udele1: 9:13am On Dec 20, 2021
Umu Bingo, ndi eriri eri. UMUOKOKO grin grin

https://www.youtube.com/watch?v=2SrcYo3jxUA

2 Likes

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Landlord97: 10:28am On Dec 20, 2021
Ihe a imere dimma ezinwanne anosimike na azu na iru ma na akuku nihe anyi ma eme ekwensu umu zoo agaghi emeli anyi Maka obu chukwu kanyi ji aga

1 Like

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 10:55am On Dec 20, 2021
Landlord97:
Ihe a imere dimma ezinwanne anosimike na azu na iru ma na akuku nihe anyi ma eme ekwensu umu zoo agaghi emeli anyi Maka obu chukwu kanyi ji aga
imere nke oma nwanem, biko were oche oh!
Ilee anya na edemede SlayerForever owere akara fon o deputara, biko pia ya na wosup lol

(1) (2) (3) (Reply)

2023: Peter Obi Urged To Pick Yusuf Datti Baba-ahmed As Running Mate- Pics / World Bank To Osinbajo: Go Home, Address Your Staggered Exchange Rates / GEJ Joins The SE/SS Bigwigs Who Are Opposed To Obi's Ambition

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 46
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.