Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,158,338 members, 7,836,408 topics. Date: Wednesday, 22 May 2024 at 07:21 AM

Nzuko Umu Igbo niaraland - Politics (3) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Politics / Nzuko Umu Igbo niaraland (2460 Views)

Nzuko Aro In United States Builds Modern Mortuary In Arochukwu (photos, Video) / Nzuko Umuigbo Warns South East PDP Over Peter Obi. / Ifeanyi Ubah Meets With Nzuko Ora Nnewi, Declares Senatorial Ambition (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (Reply) (Go Down)

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Factshunter: 4:31pm On Dec 20, 2021
IDENNAA:


Nwanne nchi apugo ....smh


Tutuo nọmba gị ka anyị wee bata n'okpuru otu nche anwụ maka ndịgbo
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 5:01pm On Dec 20, 2021
IDENNAA:



Nwa nne , ive ikwuu di usor. Emesia anyi ga enwe. Ighotago
udo diri gi onye mpa

3 Likes

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by pointblank247(m): 6:22pm On Dec 20, 2021
Onodu a amagbuo onwe ya.
Achoro m ikwu okwu banyere udi asi na mkpoto ana akpoto ndi Igbo kamgbe enwudere ndi ori mmadu ni imo state. Odighi m obi nma chaa chaa na okwu akpuzi n'onu na nairaland nile buzi ikpo anyi afa ojoo ka anyi ncha abuzi ndi oli mmadu.
Ihe mchoro ikwu bu anyi agaghi agbazi nkiti, mgbe obuna onye ofe nmanu mobu alamajiri bidoro ifiri onu gbasara elie mmadu mobu eliro, nwanne ka'ayi nine tinye onu gwoo ya ara.

Ogwu ka oham n'onu ugbua

1 Like

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Factshunter: 6:24pm On Dec 20, 2021
pointblank247:
Onodu a amagbuo onwe ya.
Achoro m ikwu okwu banyere udi asi na mkpoto ana akpoto ndi Igbo kamgbe enwudere ndi ori mmadu ni imo state. Ofighi m obi nma chaa chaa na okwu akpuzi n'onu na nairaland nile buzi ikpo anyi afa ojoo ka anyi ncha abzi ndi oli mmadu.
Ihe mchoro ikwu bu anyi agaghi agbazi nkiti, mgbe obuna onye ofe nmanu mobu alamajiri bidoro ifiri onu gbasara elie mmadu mobu eliro, nwanne ka'ayi nine tinye onu gwoo ya ara.

Ogwu ka oham n'onu ugbua

Interpretation ;

This situation is ** lipsrsealed****
I want to talk about the stigma attached to Igbos since the arrest of thieves in Imo State. I'm not happy about the rumors that are circulating in Nairaland and that we are being treated like witches.
What I want to say is that we should not be silent, even when an oily soup maker starts talking about burial and burial, my brother, let's put a mouth on it and heal it.

I have a sore throat now
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by pointblank247(m): 6:32pm On Dec 20, 2021
Factshunter:


Interpretation ;

abeg na which kine nonsense interpretation be this naa ? I write for the owners of that language.
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by IDENNAA(m): 6:59pm On Dec 20, 2021
Factshunter:


Interpretation ;


What is this ?
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Fejoku: 7:44pm On Dec 20, 2021
OneBulletOnly:


Igbos watchout look at the bolded statement of someone who claim to love Igbos, don't be deceived by them using women to cajole you to loose guard. Once you loose guard, they will kill, roast you and call you IPOB ESN cannibals.
They have numerous accounts to deceive Igbos.
Thicksharon has been busted by this thread. No intelligent Igbo youth will drop his number here. There are other means of communication online.
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 7:51pm On Dec 20, 2021
Fejoku:

Thicksharon has been busted by this thread. No intelligent Igbo youth will drop his number here. There are other means of communication online.
nwa nne hapu godu ebea ahu i'na aga, uzo adiruo ebeahu.
Otego aka anyi bu Umu Igbo kwesiri utuhari uche gbasara odinma NDIIGBO nile.

Onwegi onye kwuru Ka idebata akara fon gi ebea Kama kpoturu slayer, slayer aburuozi nu onye ozo. Butuo, obu umunne gi na akpoturu gi..

1 Like

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Fejoku: 8:07pm On Dec 20, 2021
Kwem:
nwa nne hapu godu ebea ahu i'na aga, uzo adiruo ebeahu.
Otego aka anyi bu Umu Igbo kwesiri utuhari uche gbasara odinma NDIIGBO nile.

Onwegi onye kwuru Ka idebata akara fon gi ebea Kama kpoturu slayer, slayer aburuozi nu onye ozo. Butuo, obu umunne gi na akpoturu gi..
Every smart Igbo youth know how things work here on nairaland. There are other credible means of reaching out to whomever you decide to reach than to do so through this site. I'm far smarter than to lay my fingerprints here. You'll notice I didn't bother to type in Igbo because it's a waste of time. There are other means of written communication that is outside the capacity of the demonic agents of the terrorist government.
Thanks for the thread. It has helped in exposing some erstwhile considered friends.
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 8:37pm On Dec 20, 2021
Fejoku:

Every smart Igbo youth know how things work here on nairaland. There are other credible means of reaching out to whomever you decide to reach than to do so through this site. I'm far smarter than to lay my fingerprints here. You'll notice I didn't bother to type in Igbo because it's a waste of time. There are other means of written communication that is outside the capacity of the demonic agents of the terrorist government.
Thanks for the thread. It has helped in exposing some erstwhile considered friends.
ika matabeghi ihe anyi n'eme, nsogbu adiruo kama ogara amasim na isoro na nwulite Alaigbo maka odinma NDIIGBO..

1 Like

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by SlayerForever: 8:44pm On Dec 20, 2021
Fejoku:

Every smart Igbo youth know how things work here on nairaland. There are other credible means of reaching out to whomever you decide to reach than to do so through this site. I'm far smarter than to lay my fingerprints here. You'll notice I didn't bother to type in Igbo because it's a waste of time. There are other means of written communication that is outside the capacity of the demonic agents of the terrorist government.
Thanks for the thread. It has helped in exposing some erstwhile considered friends.

Anyịnwa nozi na nzukọ-a kemgbe ofu ọnwa iche n'anyi dị nzuzu. Nwanne gawa n'iru ijiro okwu, oyibo ka-ina su.

1 Like

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Eastlink(m): 9:54pm On Dec 20, 2021
Kwem:
nwa nne hapu godu ebea ahu i'na aga, uzo adiruo ebeahu.
Otego aka anyi bu Umu Igbo kwesiri utuhari uche gbasara odinma NDIIGBO nile.

Onwegi onye kwuru Ka idebata akara fon gi ebea Kama kpoturu slayer, slayer aburuozi nu onye ozo. Butuo, obu umunne gi na akpoturu gi..
Nwanne udo diri gi. Ma diri kwa Slayerforever, Thicksharon na Idenna. Unu nile na gbali. Obi dim uto ifu ebe umuigbo na ejikota onwe a. Njiko nke anyi na ekwuoku maka, bu ebe ndolite Umuigbo. Okwu nile anyi kuga, bu okwu oganiru Ndigbo. Mu onwem no na Nzuko ahu.

1 Like

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Eastlink(m): 10:07pm On Dec 20, 2021
Fejoku:

Every smart Igbo youth know how things work here on nairaland. There are other credible means of reaching out to whomever you decide to reach than to do so through this site. I'm far smarter than to lay my fingerprints here. You'll notice I didn't bother to type in Igbo because it's a waste of time. There are other means of written communication that is outside the capacity of the demonic agents of the terrorist government.
Thanks for the thread. It has helped in exposing some erstwhile considered friends.
Di anyi zuzu puo ebe ahu. Ijiro okwu. I ka nezuzu ari ka ofeke.
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by ThickSharon123(f): 11:07pm On Dec 20, 2021
[quote author=Fejoku post=108672878]
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 12:35am On Dec 21, 2021
Eastlink:
Nwanne udo diri gi. Ma diri kwa Slayerforever, Thicksharon na Idenna. Unu nile na gbali. Obi dim uto ifu ebe umuigbo na ejikota onwe a. Njiko nke anyi na ekwuoku maka, bu ebe ndolite Umuigbo. Okwu nile anyi kuga, bu okwu oganiru Ndigbo. Mu onwem no na Nzuko ahu.
ya gaziere gi nwannem ooo

1 Like

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by tsdarkside(m): 12:38am On Dec 21, 2021
Kwem:
Anam ede gara unu akwụkwọ dika wanne un n'onye n'neso ụzọ ọma wanne anyị nwoke nọ n'ụlọ mkpọrọ na aka ndi dss

Ọ dị mkpa iburu n'uche na mgba nile na eje ije na nzom ukwu nke ndị nna nna anyị (ji nmuta ipko oku amuta I mepere ye onu).

Anyị nwere ike na abịa ebe a ịgụ, mmụta, ịju ajụjụ, ma ịchị ọchị na ihe niile ngwa biko anyị kwesiri i kwụsịtu ufodu ihe Ka anyi wee Ike ikwu gbasara ọdịnihu anyi ma odinihu NDIIGBO



Slayerforever
Eastlink
Igboid
Etealterego
Bkay
NwaAmaikpe
9pluto
Supremos
Asgard73
Ofoigbo
AchelugoNwa
gidgiddy
Emergingnation2
Bomb24
Malawian
Makemoneywbsite
Mancoconut
Emmajnr1
Biafrarep
Godisbiafran
Cheruv
Eduj
Fbisshit
Fejoku
Horsepower102
Nwanyiogwashi
Arisebull
NwaNimo1
Shiver99
Proudigbo
Igboson1
Anago55
Oilpussy
Loveth360
Whiteangel1234
EzeNri
Polygamy
Idennaa
ThEGodFathEr103
kpomturum na d
Efu asato otu otu ano ato ise abuo ofu efu

Emergingnation2 is a miserable morafvcker....
Oilpussy always gives me a boner....
gidgiddy is miserable aswell....

1 Like

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by tsdarkside(m): 12:40am On Dec 21, 2021
Oilpussy,when she is around my head stops workin....

that wet pussy.... tongue tongue

1 Like

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 12:13pm On Dec 21, 2021
Obi dim uto nihina umuigbo Nile na Abia ebea igu ma dee, zakwa ma ajuju na aghota asusu mji n'ede edemede a..
Odi okeh mkpa anyi bu NDIIGBO kwesiri imutago ihe. Tupuu mgawa n'iru na edemede a, owere okwu mchoro ihapuru anyi ebea ndi nna nnayi Siri na "hawa atago ukwa mepere anyi eze ka anyi wee muta ihe" okwu ozo aburu, iwere uzo ozo ichoro ijiiri apkoturu slayer egbuzila ogeh.
Okwa anyi na ama ketaa buzikwa maka odinma anyi Nile.
Anam ekelee ndi nile weputara ogeh iji hu si na odinma NDIIGBO buzi okwu ana ekwu ugbua. N'etupughi ogeh, biko, Igbo ndioma nwem pia akara slayer.

1 Like

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Nwadiuto247: 2:36pm On Dec 21, 2021
Ya gazie nu o umunnem. Atumatua di mma.
O ga kachamma izuko na Telegram.
Ozokwa bu na achoghi m ka oburu ihe ndi Ipob o maka na abughi onye ipob, achoghi kwanu m ibu bikonu o.

Ndewo nu o.
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Freeman50(m): 7:25am On Dec 22, 2021
Kwem:
Anam ede gara unu akwụkwọ dika wanne un n'onye n'neso ụzọ ọma wanne anyị nwoke nọ n'ụlọ mkpọrọ na aka ndi dss

Ọ dị mkpa iburu n'uche na mgba nile na eje ije na nzom ukwu nke ndị nna nna anyị (ji nmuta ipko oku amuta I mepere ye onu).

Anyị nwere ike na abịa ebe a ịgụ, mmụta, ịju ajụjụ, ma ịchị ọchị na ihe niile ngwa biko anyị kwesiri i kwụsịtu ufodu ihe Ka anyi wee Ike ikwu gbasara ọdịnihu anyi ma odinihu NDIIGBO



Slayerforever
Eastlink
Igboid
Etealterego
Bkay
NwaAmaikpe
9pluto
Supremos
Asgard73
Ofoigbo
AchelugoNwa
gidgiddy
Emergingnation2
Bomb24
Malawian
Makemoneywbsite
Mancoconut
Emmajnr1
Biafrarep
Godisbiafran
Cheruv
Eduj
Fbisshit
Fejoku
Horsepower102
Nwanyiogwashi
Arisebull
NwaNimo1
Shiver99
Proudigbo
Igboson1
Anago55
Oilpussy
Loveth360
Whiteangel1234
EzeNri
Polygamy
Idennaa
ThEGodFathEr103
kpomturum na d
Efu asato otu otu ano ato ise abuo ofu efu
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Freeman50(m): 7:30am On Dec 22, 2021
Ndi b'anyi dalu ooo
SlayerForever:



Umu b'anyi anyị enwego nzukọ ụmụ Igbo Nairaland karaka ebe anyị na malite atụmatụ dịcha icheiche gbasalu ọganihu ụmụ Igbo. Biko kanyi hapụkene ikwu sọsọ okwu, kanyi biakotanu we mepụta ife ka ndị Igbo.

Ngwanụ́, ọtụtụ ndị nwéré odimnobi ị so n'iheanaeme jiri ọsọọsọ kpọkuom na Whatsapp. Akaram bụ 07061458715. Igbo ga-adị. Daalụ nụ.
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Brimstone77: 8:26am On Dec 22, 2021
....

Any pro Biafran dropping his number here is doing that at his own risk..

Biafranrep you just fvcked up by dropping your number here..

I read and understand everything here and I don't see the need for any union here..

Everyone should support the struggle in his own ability....

I have spotted two known anti Igbo speaking Igbo language here and I wouldn't dare post my number here for any reason..

Gidigidi you are wise don't fall for this cheap trick..

1 Like

Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by tsdarkside(m): 10:37am On Dec 22, 2021
Brimstone77:
....

Any pro Biafran dropping his number here is doing that at his own risk..

Biafranrep you just fvcked up by dropping your number here..

I read and understand everything here and I don't see the need for any union here..

Everyone should support the struggle in his own ability....

I have spotted two known anti Igbo speaking Igbo language here and I wouldn't dare post my number here for any reason..

Gidigidi you are wise don't fall for this cheap trick..

wetin dey worry you sef....??
who is after you....??

common nigerians....??
you mean the same docile nigerians....??
you scared of your own shadow....??
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by tsdarkside(m): 10:42am On Dec 22, 2021
you people do know,google translate is not that bad today,right....??
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Brimstone77: 11:29am On Dec 22, 2021
tsdarkside:


wetin dey worry you sef....??
who is after you....??

common nigerians....??
you mean the same docile nigerians....??
you scared of your own shadow....??
...

Docile Nigerians going about arresting people with biafran attire??

Docile Nigerians that go to airport to arrest online pro biafra?

Keep deceiving your..
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by IduNaOba: 12:46am On Jan 11, 2022
Anyị kwesịrị inwe ebe dịka telegram ebe anyị ga eji ọkụ anyụ na - akparịta ụka.
Nairaland abụghị ebe anyị ga ekwu ụfọdụ ihe
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by IduNaOba: 12:47am On Jan 11, 2022
tsdarkside:
you people do know,google translate is not that bad today,right....??
It is still as bad.
He he he
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 10:25am On Jan 31, 2022
Nwadiuto247:
Ya gazie nu o umunnem. Atumatua di mma.
O ga kachamma izuko na Telegram.
Ozokwa bu na achoghi m ka oburu ihe ndi Ipob o maka na abughi onye ipob, achoghi kwanu m ibu bikonu o.

Ndewo nu o.
pia Slayer n'akara ya
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 10:26am On Jan 31, 2022
IduNaOba:
Anyị kwesịrị inwe ebe dịka telegram ebe anyị ga eji ọkụ anyụ na - akparịta ụka.
Nairaland abụghị ebe anyị ga ekwu ụfọdụ ihe
Dede, pia Slayer n'akara ya, dalukwa..
Re: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(m): 10:29am On Jan 31, 2022
Freeman50:
Ndi b'anyi dalu ooo
pia Slayer n'akara ya, onye oma..

1 Like

(1) (2) (3) (Reply)

Seven Years After, Ese Oruru Now In The University / Rivers APC Guber Candidate Collapses His Structure & Set To Work For LP / My PVC And My Sister's Arrived Our Home Safely (photo)

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 41
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.