₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,329,546 members, 8,441,155 topics. Date: Wednesday, 08 July 2026 at 06:58 AM

Toggle theme

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (233) - Nairaland

Nairaland ForumNairaland GeneralCultureIgbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (534066 Views)

1 2 3 ... 230 231 232 233 234 235 236 ... 579 Reply (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:08pm On Jun 07, 2007
monshege:
hahahaha ama m na i ma. o bu gi na Ikomi kwesiri itinye ukwu na otu trouser, ebe i chupuru nwanyi ya
mba ikomi bu onye nkem!! maka na ka odi ikomi bukwa ka o di m hhahahahha
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ynot(m): 5:10pm On Jun 07, 2007
Romeo, kedu mgbe i ga ahapu naija? Any good news from enugu? Anuru m na ndi ori ka nku now. Biko, continue dey shout, ana m anu olu gi.

Monsh, nke a ino online this early? o dikwa n'udo?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 5:11pm On Jun 07, 2007
romeo:
mba ikomi bu onye nkem!! maka na ka odi ikomi bukwa ka o di m hhahahahha
hahaha taa ka i kwuru eziokwu. nnenne m i nuru ya?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:13pm On Jun 07, 2007
Ynot:
Romeo, kedu mgbe i ga ahapu naija? Any good news from enugu? Anuru m na ndi ori ka nku now. Biko, continue dey shout, ana m anu olu gi.

Monsh, nke a ino online this early? o dikwa n'udo?
Nna enweghi ndi ori na enye nsogbo n'enugu my brother now because chimaroke no be governor again
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 5:14pm On Jun 07, 2007
Ynot:
Romeo, kedu mgbe i ga ahapu naija? Any good news from enugu? Anuru m na ndi ori ka nku now. Biko, continue dey shout, ana m anu olu gi.

Monsh, nke a ino online this early? o dikwa n'udo?
onwere mgbe ndi ohi na anaghi ano. i hope the new govt does something different

Ynot, nwa nna asiri m ka m bia mara ka eke si anya anwu, ma ala adila level grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 5:15pm On Jun 07, 2007
romeo:
Nna enweghi ndi ori na enye nsogbo n'enugu my brother now because chimaroke no be governor again
hahahahaha romero jiri nwayoo tupu ga ekwuo ihe a na iro, abia wuru gi na abali
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:16pm On Jun 07, 2007
monshege:
Ynot, nwa nna asiri m ka m bia mara ka eke si anya anwu, ma ala adila level grin
Nna ala dikwa level nke mgbe na my side grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 5:18pm On Jun 07, 2007
romeo:
Nna ala dikwa level nke mgbe na my side grin grin
romero i dey see say na i na eweta onwe gi ofuma, makie sure na i gaghi e miss flight gi, ndi mallorca na acho gi
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:20pm On Jun 07, 2007
Ynot:
Romeo, kedu mgbe i ga ahapu naija?
ihe m ji maka ya nata uno ofu nwere delay so o di m ka o bu next week
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by cerrutti: 5:21pm On Jun 07, 2007
wow
so igbo`s in naija have decided to come out of their hiding palces to be identified
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:22pm On Jun 07, 2007
monshege:
romero i dey see say na i na eweta onwe gi ofuma, makie sure na i gaghi e miss flight gi, ndi mallorca na acho gi
nwanne ma onye ejighi ego na enwe unlimited fun na naija!! mallorca gbakwa oku hahahaha
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whitelexi(m): 5:22pm On Jun 07, 2007
Romeo, ibu onye nkem, kama. . .  nwa bu nwuye'm, kedi ihe ichoro ka'm me? ikporo nwuye'm a fool maka na obatara thread unu chia ochi.

legodi profile'm anya ka ifu, ikwesiri ima na mu na nwa n'ayi. . .  Anyways, omego but achohi'm ka ome ozo.

Je guo ya.

https://www.nairaland.com/nigeria?topic=57503.msg1175695#msg1175695
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:23pm On Jun 07, 2007
cerrutti:
wow
so igbo`s in naija have decided to come out of their hiding palces to be identified
post mbu gi ka onu gi ji agba ka pump mmiri
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ynot(m): 5:23pm On Jun 07, 2007
romeo:
Nna enweghi ndi ori na enye nsogbo n'enugu my brother now because chimaroke no be governor again
OK. kedu onye bu governor now?

Romeo, i mere anyi ihe ojoo. o maka gi ka nnenne ji gba oso from here?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by cerrutti: 5:24pm On Jun 07, 2007
romeo, ida ka onye ga n`achu nawnyi rinne
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:25pm On Jun 07, 2007
whitelexi:
Romeo, ibu onye nkem, kama. . . nwa bu nwuye'm, kedi ihe ichoro ka'm me? ikporo nwuye'm a fool maka na obatara thread unu chia ochi.

legodi profile'm anya ka ifu, ikwesiri ima na mu na nwa n'ayi. . . Anyways, omego but achohi'm ka ome ozo.

Je guo ya.

https://www.nairaland.com/nigeria?topic=57503.msg1175695#msg1175695
lexiocha infact e needighim igu the post again ohh i am so sorry but i ga agwa ya okwu small na ejighi obi mmadu egwu egwu at all
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:26pm On Jun 07, 2007
cerrutti:
romeo, ida ka onye ga n`achu nawnyi rinne
hahahahahaha efuola nu mooooooooo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 5:28pm On Jun 07, 2007
hahahahahaha
oh my goodness
lexiocha, i biara igbatara nwunye gi ozoro. nna na wah oo
romero i furu list of casualties i na e leave behind?
Ynot, agwakwala m na i maghi onye bu new governor. nna oge eruola mgbe i ga esi na bush ebe ahu i no, bia na town o bu chima sullivan
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ynot(m): 5:29pm On Jun 07, 2007
LOL. i si na bu sulli gini?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:30pm On Jun 07, 2007
Ynot:
Romeo, i mere anyi ihe ojoo. o maka gi ka nnenne ji gba oso from here?
biko a nam ayo mbaghara hahahahahahahahaha goshhhhhhhhhhhhh
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:31pm On Jun 07, 2007
monshege:
hahahahahaha
oh my goodness
lexiocha, i biara igbatara nwunye gi ozoro. nna na wah oo
romero i furu list of casualties i na e leave behind?
Ynot, agwakwala m na i maghi onye bu new governor. nna oge eruola mgbe i ga esi na bush ebe ahu i no, bia na town o bu chime sullivan
hmmmmmmmmm onyeghi m onu okwu at all and the worst part bu na onweghi onye na afu m as victim hahahahahahaha
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 5:32pm On Jun 07, 2007
romero i ruru ala wee tikapu i ga wee fun na enugu
Ynot, nna ajula m oooo o bu ihe m furu sullivan, amaghi m na o bu Dr ma na i ma na onweghi politician na abughi dr this days. amaghi m nke bu aha mbu ya, amaghi m ma o bu sullivan ka o bu chime

cerr, unu ga agbali na e choose aha m ga akpolite, nne, i biala. ihe mere bu na o bu gi ka ekwesiri i na asi na i decidiri i puta, o bughi ndi igbo. ndi igbo aputala since
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:34pm On Jun 07, 2007
i second that motion!!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 5:36pm On Jun 07, 2007
romero kedu motion nke i na second, ka anyi mara ama
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:37pm On Jun 07, 2007
motion nke cerruti hahahahaha
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ynot(m): 5:40pm On Jun 07, 2007
i di sure na cerruti abughi nnenne in disguise?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 5:41pm On Jun 07, 2007
romero onwere any new thing mega na enugu ugbua. i ma i na anuri ebe ahu, o na eme na obi ka m soro biakwa wee fun nke m
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 5:41pm On Jun 07, 2007
Ynot:
i di sure na cerruti abughi nnenne in disguise?
hahaahhaahahahahahahahahahaha
if she is nnenne then she shall hate this my laughter. hahahahahaha
thats a good one Ynot
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:45pm On Jun 07, 2007
Ynot:
i di sure na cerruti abughi nnenne in disguise?
yeah i thought so as much haha

monshege:
romero onwere any new thing mega na enugu ugbua. i ma i na anuri ebe ahu, o na eme na obi ka m soro biakwa wee fun nke m
tomorrow bu ladies nite monshegeeeeeeee
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 5:47pm On Jun 07, 2007
romeo:
tomorrow bu ladies night monshegeeeeeeee
Ynot i nuru nke ahuh lipsrsealed

nne nne ebe o bu na i no, i command you to puta now or-------- cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ynot(m): 5:51pm On Jun 07, 2007
Anuru the thing. Romeo, ihe umunwayi anatoka gi. I ga ejisi ike nuta nwayi na ihe nwoke tuluru ogo ya abughi ihe ojoo.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:52pm On Jun 07, 2007
Ynot:
Anuru the thing. Romeo, ihe umunwayi anatoka gi. I ga ejisi ike nuta nwayi na ihe nwoke tuluru ogo ya abughi ihe ojoo.
hahahha ynot the elders should live by example
1 2 3 ... 230 231 232 233 234 235 236 ... 579 Reply

Why Are You Proud To Be Nigerian?Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/ladyIgbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady234

Igbo Names & Their MeaningsNairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba DictionaryLists Of Yoruba Names And Their English Meaning.