₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,326,398 members, 8,426,339 topics. Date: Sunday, 14 June 2026 at 06:01 AM

Toggle theme

Igbo Homophone Game - Culture (8) - Nairaland

Nairaland ForumNairaland GeneralCultureIgbo Homophone Game (29096 Views)

1 2 3 ... 5 6 7 8 Reply (Go Down)

Re: Igbo Homophone Game by OdenigboAroli(m): 2:20am On Apr 15, 2015
Obi bialu n'Obi oba n'idi....Obi(man) visited Oba(a man's) Obi(chamber) n'idi(a place).
Re: Igbo Homophone Game by OdenigboAroli(m): 2:24am On Apr 15, 2015
Ikolo kotaalu okongwu okwu n'ogwugwu..A young man that brought trouble to an elderly in a shrine.
Re: Igbo Homophone Game by odumchi(mod): 10:15am On Apr 15, 2015
Ènyì Ènyí ényíí ènyí ènyí.

Trans: Enyi's (short for Enyinnaya) friend didn't mount our elephant.
Re: Igbo Homophone Game by odumchi(mod): 10:35am On Apr 15, 2015
bigfrancis21:
grin

Nna...anya gi? Kee ka I si anya anyanwu obodo oyibo? smiley
Nnaa, o dila anya n'ezi. M nonhu woo. M makwanhu guma ihe dum nanhu agaziri gi nhu. Anwu ali Bekee a agbule m. Ike e agwule m, kama ngen odo ka nmadi ma-emekwan? M nanhu avu oru I na-aru nwa, o juru m avo. smiley
Re: Igbo Homophone Game by OdenigboAroli(m): 12:40pm On Apr 15, 2015
Odogwu Aro,kedu ka imelu?
Kedu maka Ulo akwukwo?
Re: Igbo Homophone Game by odumchi(mod):
OdenigboAroli:
Odogwu Aro,kedu ka imelu?
Kedu maka Ulo akwukwo?
Di anyi, udo gbara kasaa. Nke a anaghi anuzikwa mkpota gi otu esi anubu n'oge mbu, o na-agakwa nke oma?
Re: Igbo Homophone Game by OdenigboAroli(m): 5:45am On Apr 18, 2015
odumchi:
Di anyi, udo gbara kasaa. Nke a anaghi anuzikwa mkpota gi otu esi anubu n'oge mbu, o na-agakwa nke oma?
Nnaa,anom ofuma. Obu na imaro na Odenigbo anugo nwanyi ?
Re: Igbo Homophone Game by odumchi(mod): 3:46pm On Apr 18, 2015
OdenigboAroli:
Nnaa,anom ofuma. Obu na imaro na Odenigbo anugo nwanyi ?
Ah-ha? O budi ihe mere ihe a? Yabu ihe a ndi madu dibu asi na onye obi oku luo nwanyi, isi ajuo ya oyi bu n'ezie? Nwoke m, nke gi ka nma. I gbaliala nnoo. O ugbu a ka m biara mata isi kaption gi ahu lol.
Re: Igbo Homophone Game by OdenigboAroli(m): 4:28am On Apr 19, 2015
odumchi:
Ah-ha? O budi ihe mere ihe a? Yabu ihe a ndi madu dibu asi na onye obi oku luo nwanyi, isi ajuo ya oyi bu n'ezie? Nwoke m, nke gi ka nma. I gbaliala nnoo. O ugbu a ka m biara mata isi kaption gi ahu lol.
Haha;Nnaa,uche gi dia. Mana enwerom obi oku oo. Ufodu ife ndia m na eme ebea bu egwu na amu.
Re: Igbo Homophone Game by Nobody: 10:15am On Apr 19, 2015
https://www.nairaland.com/2264608/lets-trash-out-possibility-igbo

PLEASE VISIT IF YOU'RE INTERESTED IN ADVOCATING FOR AN IGBO LANGUAGE SECTION
Re: Igbo Homophone Game by Nobody: 1:27pm On Apr 19, 2015
https://www.nairaland.com/2264608/lets-trash-out-possibility-igbo

Please visit if you are interested in advocating for an Igbo Language section
1 2 3 ... 5 6 7 8 Reply

234

South South: Nigeria's Pride Through DiversityWhat Is Preventing Africa From Experiencing A Cultural Renaissance?Arnado Debbo: Adamawa Community Where Only Women Can Rule (photo)