Igbo Homophone Game - Culture (8) - Nairaland
Nairaland Forum › Nairaland General › Culture › Igbo Homophone Game (29114 Views)
1 2 3 ... 5 6 7 8 Reply (Go Down)
| Re: Igbo Homophone Game by OdenigboAroli(m): 2:20am On Apr 15, 2015 |
Obi bialu n'Obi oba n'idi....Obi(man) visited Oba(a man's) Obi(chamber) n'idi(a place). |
| Re: Igbo Homophone Game by OdenigboAroli(m): 2:24am On Apr 15, 2015 |
Ikolo kotaalu okongwu okwu n'ogwugwu..A young man that brought trouble to an elderly in a shrine. |
| Re: Igbo Homophone Game by odumchi(mod): 10:15am On Apr 15, 2015 |
Ènyì Ènyí ényíí ènyí ènyí. Trans: Enyi's (short for Enyinnaya) friend didn't mount our elephant. |
| Re: Igbo Homophone Game by odumchi(mod): 10:35am On Apr 15, 2015 |
bigfrancis21:Nnaa, o dila anya n'ezi. M nonhu woo. M makwanhu guma ihe dum nanhu agaziri gi nhu. Anwu ali Bekee a agbule m. Ike e agwule m, kama ngen odo ka nmadi ma-emekwan? M nanhu avu oru I na-aru nwa, o juru m avo. ![]() |
| Re: Igbo Homophone Game by OdenigboAroli(m): 12:40pm On Apr 15, 2015 |
Odogwu Aro,kedu ka imelu? Kedu maka Ulo akwukwo? |
| Re: Igbo Homophone Game by odumchi(mod): 2:41am On Apr 17, 2015*. Modified: 6:15am On Apr 17, 2015 |
OdenigboAroli:Di anyi, udo gbara kasaa. Nke a anaghi anuzikwa mkpota gi otu esi anubu n'oge mbu, o na-agakwa nke oma? |
| Re: Igbo Homophone Game by OdenigboAroli(m): 5:45am On Apr 18, 2015 |
odumchi:Nnaa,anom ofuma. Obu na imaro na Odenigbo anugo nwanyi ? |
| Re: Igbo Homophone Game by odumchi(mod): 3:46pm On Apr 18, 2015 |
OdenigboAroli:Ah-ha? O budi ihe mere ihe a? Yabu ihe a ndi madu dibu asi na onye obi oku luo nwanyi, isi ajuo ya oyi bu n'ezie? Nwoke m, nke gi ka nma. I gbaliala nnoo. O ugbu a ka m biara mata isi kaption gi ahu lol. |
| Re: Igbo Homophone Game by OdenigboAroli(m): 4:28am On Apr 19, 2015 |
odumchi:Haha;Nnaa,uche gi dia. Mana enwerom obi oku oo. Ufodu ife ndia m na eme ebea bu egwu na amu. |
| Re: Igbo Homophone Game by Nobody: 10:15am On Apr 19, 2015 |
https://www.nairaland.com/2264608/lets-trash-out-possibility-igbo PLEASE VISIT IF YOU'RE INTERESTED IN ADVOCATING FOR AN IGBO LANGUAGE SECTION |
| Re: Igbo Homophone Game by Nobody: 1:27pm On Apr 19, 2015 |
https://www.nairaland.com/2264608/lets-trash-out-possibility-igbo Please visit if you are interested in advocating for an Igbo Language section |
South South: Nigeria's Pride Through Diversity • Arnado Debbo: Adamawa Community Where Only Women Can Rule (photo) • What Is Preventing Africa From Experiencing A Cultural Renaissance?

