Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,194,598 members, 7,955,192 topics. Date: Saturday, 21 September 2024 at 07:15 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) (92909 Views)
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by duke4ever: 8:52pm On Nov 13, 2012 |
mike404: Gwam oti nwata n' ihu Nne ya?Hey, easy pls. Welcome everyone |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by duke4ever: 8:54pm On Nov 13, 2012 |
gwam-gwam-gwam-gwam tum tum ge ge? Asisa: oso mgbada n'ugwu. |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by kutchs: 9:01pm On Nov 13, 2012 |
Policewoman: Gwam gwam gwam, gwam onya (wound) na ekweghi ala ala? Ikpuonye eke igbuo madu ebe a. Ikpu onye k‘ana ekwu okwu ya biko? Nke gi k‘obu nke onye ozo? |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by chyseth(m): 9:28pm On Nov 13, 2012 |
Gwam Gwam Gwam, Gwam osisi Oma mhuru n'uzo ejighim mma mji egbu ya Translation: a beautiful lady I met on the way, but I don't have money to marry her. Lol |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by duke4ever: 9:49pm On Nov 13, 2012 |
kutchs: onye eke igbuo madu ebe a. Ikpu onye k‘ana ekwu okwu ya biko? Nke gi k‘obu nke onye ozo?kpomkwem! |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by Nobody: 9:50pm On Nov 13, 2012 |
Gwam gwam gwam, gwam o dara obo ereghi ere? (Okwute) Something that fell inside a pit but cannot decay (stone) |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by ajibutter: 3:52am On Nov 14, 2012 |
Gwam,gwam,gwam,gwam olulu chukwu kere na adighi eju eju? Ans:afo. Translation: tell me what pit God created that never gets filled? Ans:stomach |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by Arysexy(m): 10:42am On Nov 14, 2012 |
Gwam Gwam Gwam, Gwam ihe mere MUKINA jiri machie Aryzgreat? (makana MUKINA bu AFO ANU) |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by nzeasa: 11:05am On Nov 14, 2012 |
Gwam aghogho ara ano = ikwe a woman with four breast = a mortar Gwam akwu chara na be nna gi ma igaghi akpara ya= nwa nne gi nwanyi |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by toygod2: 10:11pm On Nov 14, 2012 |
i love dis thread ,though im nt an ibo |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by omaboy: 8:30am On Nov 15, 2012 |
donniemc: sorry but why deos every riddle have to start with "Gwam". Tell me= gwam |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by Tyche(m): 5:33pm On Nov 15, 2012 |
Policewoman: Gwam gwam gwam, gwam onya (wound) na ekweghi ala ala? Ikpu Chineke umunwanyi |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by bigfrancis21: 12:34am On Nov 20, 2012 |
CHESSBOARD: Gwa Gwa gwa m ITE kuru mmiri laa na elu ( Oku mmiri)Heyy...you just pirated my riddle! |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by Akuruoulo(m): 3:58pm On Jan 18, 2021 |
Policewoman:This ur riddle get as e be |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by SOLAWY1234(f): 1:16am On Mar 22, 2021 |
Hello all Please help me with this Gwam Gwam Gwam 1. Ogaranya ukwu ajaja: 2. Ngwu Ngwu chukwu kere: Were okwu ndia mee ahiriokwu: Onwa: Thank you for your response. |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by bigfrancis21: 5:26am On Mar 22, 2021 |
Gwam gwam gwam, gwa m o kulu mmili naa n'enu... |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by JOACHINpedro: 7:40am On Mar 22, 2021 |
bigfrancis21:Aki bekee 1 Like |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by bigfrancis21: 6:06pm On Mar 22, 2021 |
JOACHINpedro: I zata ya. |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by JOACHINpedro: 6:09pm On Mar 22, 2021 |
Gwam gwam gwam, gwam ihe na-egwu mmírí n'egwukwa ọkụ? |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by descarado: 11:07am On Apr 06, 2021 |
JOACHINpedro:Come and answer this o. Nke a karìŕi mù |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by JOACHINpedro: 12:41pm On Apr 06, 2021 |
descarado:Me I don't even know |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by descarado: 1:43pm On Apr 06, 2021 |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by JOACHINpedro: 5:22pm On Apr 06, 2021 |
descarado:Odumeje's mantra |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by descarado: 6:54pm On Apr 06, 2021 |
JOACHINpedro:Who is odumeje please? |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by JOACHINpedro: 8:28pm On Apr 06, 2021 |
descarado:Which country you dy my bro? |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by descarado: 8:46pm On Apr 06, 2021 |
JOACHINpedro:A lady. I live outside Nigeria Wait a minute, I googled the name. Seriously The guy is a performing artist. |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by JOACHINpedro: 9:04pm On Apr 06, 2021 |
descarado:Omo, he's a prophet. A.k.a Indaboski |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by Dijeh5101: 8:09pm On Dec 17, 2021 |
Dijeh Exchange �surest plug �� Hello chiefs welcome to DIJEH EXCHANGE I buy BTC at good rate 550/$, BULK/UNIT NO RIPPING ❌ Remember is not by rate, is buy who will deliver, feel free to message me on my WhatsApp +2348162382217 I also buy all type of gift card at yummy � rate I also pick cash app �
|
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by Chidilec: 6:42am On Jul 14, 2022 |
Gwam gwam gwam, gwam ihe bụrụ ndị Nze ụzọ were oké n'oha 1 Like |
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by Maureen85(f): 5:45pm On Mar 03 |
Gwam! Gwam!! Gwam!!! Oga mba oga mba? 1 Like |
Why Do Igbos Especially The Anambrans Marry From Their Tribe? / Origin Of The Bantu Peoples: Eastern Nigeria/Western Cameroun? / The 10 Most Expensive Cultures/tribes In Nigeria To Marry From
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 19 |