Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,165,360 members, 7,860,972 topics. Date: Friday, 14 June 2024 at 08:04 PM

Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady - Culture (83) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (122413 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (80) (81) (82) (83) (84) (85) (86) ... (100) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by throttler(f): 11:30am On Oct 27, 2009
ifyalways:

Throttler,Ada a nom ya kama weekendia di hot wink ukwu na ahu nile gwuru m cheesy
Darfur, kiss
Skybeauty kiss kiss nno na ulo ndi igbo.
Throttler,Yes,a nam ede articles mgbe m nwere ohere.O na eme m i sharpen my brains,imanu na i ga eme research b4 i debe articles plus the little money it brings.Biko,i gaa na freelancer zere ndi India na Pakistan,ha na enye the main work as sample bia gwa gi dee ya and when u do it,u are indirectly doing the work free of charge for them.They are always on the look-out for new writers.

obinkita eh! okoooooooooooooooooooooooooooooo grin grin grin grin grin. unu jirikwa ya nwayo, ihe di na nwunye n'eme mahogany trees na vita foam na nigeria di egwu. cheesy cheesy

odi nma, thank you. anomu online almost 24hrs in a day, mu na lappy mu. so oga adirimu nma ma ndewe articles maka ego ya as well as whiling away the time n ji n'aru oru. imela, amaram ndi india na paki as nde na'adighi nma na bussiness. mgbe anyi bidoro gemstone bussiness anyi newly, anyi send~iere ha gemstones, ha erie ya kaa ntu n'olu., and ha na ekweto onu ahia. so,i naturally avoid them grin. agam e leru anya na the site mid-week(echi) oge nwere less work load online.
thank you sssssssooo much.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Myluv1: 7:18pm On Oct 27, 2009
Kpom kpom n'ebe a; mmadu o nokwa n'ulo a?
Igbo bu Igbo mmammanu o! Ndu mmiri ndu azu: mmiri atala ma azu anwula,,  birikwanu o!!
chei, nri nkea atogbuo m smiley tongue
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 2:47am On Oct 28, 2009
kpom kpom kpom . . . onye no ya? ifyy, ifyyyyyyy,ifyyyyyyyyyyyyyyyyyymmmoooooooo elee gi, winter abiawala ooooo

ka m jikwa nwayo gaa nuo tea ji churutu nke wu oyi sef . . . mmadu anwuo no obodo nke a
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by throttler(f): 3:59pm On Oct 28, 2009
chei, lekwenu nde oyi n'atu tongue[sub][/sub] pres elect kedi natural blanketi gi tongue
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by madamL(f): 5:35pm On Oct 28, 2009
Threadi nka amagbuo onwe ya, tata bu mbu mu n'ahu ya. Igbo ndi oma chineke gozie unu dum. Odi ka obu anyi juru NL?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 3:22pm On Oct 30, 2009
Osisi! angry

Ifyalways! angry

Romeo! angry

NnenneIgbo! angry

Gethochick! angry

Presido! angry

Agaba123! angry

Moshege! angry

Toshman! angry

Ikomi! angry angry angry angry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by throttler(f): 3:26pm On Oct 30, 2009
throttler grin

ikomi, kedi ihe na~ewe gi iwe undecided
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 5:25pm On Oct 30, 2009
Ikomi O gi na-afio?

Kez kenafio? putara keduzi nke na -afio?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by throttler(f): 10:46am On Oct 31, 2009
agabaI23:

Ikomi O gi na-afio?

Kez kenafio? putara keduzi nke na -afio?

cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by AndreUweh(m): 11:03pm On Nov 01, 2009
Igbo wu Igbo. Anam eji ohere nkea na ekwupute ka ndi otu egwu bolu ukwu Heartland F.C si ji okwu golu abuo. ebe ndi TP Mozambe Congo sara otu, merie taa. Heartland 2:1 TP Mozambe.
Agba nke ikpeazu ga bu na Congo na ubochi Nov, 8. Biko nu, na ekpe ekpere ka Heartland buo ya wu iko.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Myluv1: 12:20pm On Nov 03, 2009
Ya bu asommpi toro m uto nke ukwu. Eji m n'aka na ha ga emeri ma buo ya bu iko. cool cool
Up Heartland! Unu wu ndi egwu!!
@Andre, kedu stage unu no na ya maka ya bu emume Ndi Igbo?
Igbo Ekelee m.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 7:43pm On Nov 03, 2009
Umunne m ooooo.
Darfur  kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss
Ikomi,rie nsi afo osisa  angry  kiss cheesy
Presido  kiss
Romanus  kiss kiss
Faketan  kiss kiss kiss kiss kiss kiss
Toshman  kiss cheesy
Andrew  kiss
Throttler  kiss kiss kiss kiss kiss kiss
My luv  kiss
Chineyem  kiss kiss
Chiogo  kiss kiss kiss
MadamL ndewo.Ya gaziere  gi  kiss
crackles  kiss cheesy
Ndi Heartland gbaliri,e lere m asompi ha na ndi mozaamba,i am impressed.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by toshmann(m): 8:46pm On Nov 03, 2009
ify ano m ya o, a ka m di ndu cool toshman nwa mama. ihe di na marriage. anaghi ahu ndi luru nwanyi ohuru very often. ify okwa ighotara grin . . . . . . maka na a di m very busy . . . very very busy . . . grin

faketan cheesy . . . . anom ya oooo
anu ana agba egbe . . . . . . . . o n'acho condom . . bible. . cool
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by toshmann(m): 10:39pm On Nov 03, 2009
taa nwunye m release-iri m, onweghi onye biara ama igbo taa angry

faketaaaaaaaaaan . . . . . eleee ebe i gara eeeeee. faketaaaann, angry

fake hapuga felicia ka felicia hapuga gi o o o o . fake ihe na ato uto nakwa egbu mmadu oooo. onye o bula bia o doro share ya, ya eruo turn-u gi, gi icho inwu na pant-i felicia. fake doro share gi lawa o. b4 aka akpara gi grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 12:10am On Nov 04, 2009
ebelebe igba
nwoke m a obighachila shocked shocked shocked
bia nwoke m, kedi ebe ibi sef angry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 1:36am On Nov 04, 2009
Chei ewu ataa m igu n'isi olee mgbe onye nke jiri dabata no'ogbe a ?

Tosh, the crown prince of umumkpi. Anu a na-agba egbe grin

Akporo m number feli O si m na m choo inweta ya n m kpoo number gi.

Tosh a ga-a m agwa nwunye gi.


Toshie anu a na-agba egeb O na-acho condom
Ndewo umuibe
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ChinenyeN(m): 2:18am On Nov 05, 2009
Ndi Igbo unu anoola ee? Nma nma nu.
Daa Ify, ekelee m gi. Ahu o di gi ikhe?
Ndi ozo, jide nu nke unu ji.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by AndreUweh(m): 12:31am On Nov 08, 2009
Heartland F.C, dibe dibe ndidi ka nma. Anam eweliri unu aka elu maka iru agba nke ikpeazu. Biko, Umuigbo, ka anyi na enye Heartland nkwado ka ha me karia nke ha mere na afooa. Yagazie re unu.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 8:35pm On Nov 09, 2009
toshmann:

ify ano m ya o, a ka m di ndu cool  toshman nwa mama. ihe di na marriage. anaghi ahu ndi luru nwanyi ohuru very often. ify okwa ighotara grin . . . . . . maka na a di m very busy . . . very very busy . . .  grin

faketan cheesy . . . . anom ya oooo
anu ana agba egbe . . . . . . . . o n'acho condom . . bible. . cool
Ebelebe igba  cheesy
Ijiji ha ndi choir/singing
Ejule ha ndi nne-nwanyi
Mbe ha ndi coat.
Toshman ha ndi husband.
Tosh biko i di sure na i bu husband  ?  grin E nwere types of band.E nwere ;
Rubberband. . . use and throway eg Ikomi,Presido.
Blueband . . .use and keep for future purpose eg Faketan.  cheesy,Youngies na  Echelon.  tongue
Husband Pres-elect,Darfur na Romanus.  kiss kiss kiss kiss kiss
Tosh jiri aka gi place yaself.  smiley
Chineyem dalu.
Throttler na igbo nile,nke onye na eme di nma,Ya gazie.
Hmmn,Presido na Fromuk just wedded last saturday cheesy
Ebelebe igba,igba kiridim kiridim.
@Nnenneigbo. . . .happy buffday,sister kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 8:54pm On Nov 09, 2009
ify m kiss ada m ji eme onu.

nne biko etinyekwala aha mu na romanus na otu sentence again. sad onye ahu di more like toshman than darfur wink

darfur di special . . one and only, no duplicate no photocopy cool
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 8:57pm On Nov 09, 2009
Nkem  kiss kiss kiss
Ihe ahu yiri typo  cheesy
Husband=Pres-elect na Darfur  kiss kiss kiss kiss cheesy
Romanus=. . .Husbandry   cheesy cheesy cheesy
Unu e lere egwu bollu ndi Swiss na Italy?ole ebe nwa-ologbo ahu cat siri dabata na field? cheesy
Ndi ijebu na cat grin Odikwa egwu.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 4:09am On Nov 10, 2009
nkem kiss kiss kiss kiss
nsogbu adighi, typo na eme from time to time.
romanus wu nno husbandry grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 2:02pm On Nov 10, 2009
pres-elect:

ify m kiss ada m ji eme onu.

Pres-elect, Jesoul(f) si mu kele gi. cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 3:08pm On Nov 10, 2009
ikom-komistico grin
good afternoon. bikokwa, jesoul wu republican wife/assistant wife/mistress of republican tayoD, akpokwala m aha ebe ahu maka ike tayo adighi m today grin . . . .

i only confront tayo when i have the strenght and some free time. i like his guts though. mana jesoul wu republican, a wu m onye democrat. or at least supporter, until i move over to yankee, for now ka m manage-ia labor party ga ada election next yr grin

as for onye di m n'obi, my one and only . .
ifyalways . . . . pres-elect OR
ify-elect . . . . . . pres-always . OR
always-elect . . . . pres-ify cool
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 4:53pm On Nov 10, 2009
pres-elect:

tayoD, akpokwala m aha ebe ahu maka ike tayo adighi m today grin . . . .

Only God knows how that boy reasons.

pres-elect:

as for onye di m n'obi, my one and only . .

Anyway thats exactly my point, Jesoul(f) si, mu, keeellleeeee gi.  angry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 5:53pm On Nov 10, 2009
Eri amicha aka vs eri agoo.

Ikomi how far? Dafur, how far with your anatomy class?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by otele(m): 7:08pm On Nov 10, 2009
otele na ekele ooooooo. ndi be anyi ndewo nu o
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 8:38pm On Nov 10, 2009
onye ara abiala ahia grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 8:40pm On Nov 10, 2009
Dafur

Otele ka I na-akpo onye ara? O ga-enye garri central London etinyere ogwu oke. okwa ya bu sole supplier.

Kpachara anya gi oo.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by uroi: 9:02pm On Nov 10, 2009
IGBO NDI OMA , UNU EMELAM OBI UTO UMU IGBO ONWA DI IGWE NAKPA NMANMA OOOO.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 9:08pm On Nov 10, 2009
uroi Ndewo!

uroi:

IGBO NDI OMA , UNU EMELAM OBI UTO UMU IGBO[b] ONWA DI IGWE NAKPA NMANMA OOOO[/b].
Igbo gi tara akpu.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by throttler(f): 3:58pm On Nov 11, 2009
uroi:

IGBO NDI OMA , UNU EMELAM OBI UTO UMU IGBO ONWA DI IGWE NAKPA NMANMA OOOO.

dim oma kiss wink

**my huby is now on nairaland**

(1) (2) (3) ... (80) (81) (82) (83) (84) (85) (86) ... (100)

A List Of Igbo Dialects And Where Their Speakers Are Found. / Igbo Architecture | Ụlọ omé n'Ìgbò / Oruko Amutorunwa (generic Names In Yoruba Culture)

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 33
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.