Stats: 3,165,386 members, 7,861,060 topics. Date: Friday, 14 June 2024 at 10:44 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (122415 Views)
15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (83) (84) (85) (86) (87) (88) (89) ... (100) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 6:19pm On Dec 08, 2009 |
ifyalways:I ka nwere onu i ji ekwu okwu |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 6:51pm On Dec 08, 2009 |
agabaI23:b4 nko? O nwere onye m ji ugwo?Apama parakwa gi dia. ![]() |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by toshmann(m): 8:19pm On Dec 09, 2009 |
bia, faketan . . . ![]() ![]() ify, ginikwanu ka i choro iji nwamkpi ajuru na bazaar eme? i choro imepe bazaar ozo na backyard-i gi? ![]() ![]() onye obula mechia anya osiso ![]() ![]() |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by scantee(m): 4:00pm On Dec 10, 2009 |
Ndi bee anyi daru kwanu |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 4:03pm On Dec 10, 2009 |
toshmann:E jim mkpi e juru na bazaar eme gini?Tufia. so,i nwere ike i chefu na i luola nwanyi? ![]() ![]() ![]() Agaba,u dont throw away the child with the bathwater.Come off it ![]() scantee,deje. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 5:20am On Dec 12, 2009 |
ify iko chefuo ndi ara abuo ahu ka anyi kpaa ihe ozo joo. toshmann luru nwayi anya ka no ya na felicia, agaba ka na akpaghari na london after obutechara syphillis last summer, amaghi m ihe aga eme mmadu abuo a na threadia. ![]() |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by toshmann(m): 8:00pm On Dec 12, 2009 |
faketan . . . ![]() ![]() ![]() faketan gini mere ijihu condom, even sef ndi di ka feli need-iri iji POP kee n'ahu . . maka ihe ha were ike igbawa condom sef ![]() fake biko gakwaa correct doctor o, agakwala na nke darfur. o wu fake doctor, or stand 44 ![]() chei, syphillis ![]() |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 2:35am On Dec 13, 2009 |
pres-elect:Fake diagnosis. O di ka I chowago onye i ga-agbenye ogwu oke n'ahu nara ya ego pamu ka igwo ya. O buru ogwu o gaghi erere gi. A na m awachi odogbu m onu tupu ma egwuwe miri River Benue ![]() Toshman onye nke m. O buro m na gi soro je gotacha condom mbosi ahia eke gara aga? O kwa igoro 1 carton munwa gorokwa 1 carton. A na-eji condom esi ofe? Gbachi onye iberibe a bu dafur nkiti. O ga-ano ebe a ncha abaa ya anya. O ga-ano na ikpe ekene maria ndi ozo a na-ejuputa na grasia ![]() Feli bombo sorry I achoro m ikpo Tosh, Tosssssshieee. Agaghi m agwa nwunye gi ![]() |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 6:46pm On Dec 14, 2009 |
agaba ![]() ok, i ga abia ozo i ju m maka ogwu syphilis. next time o ga awu herpes. and this time o ga eme gi n'onu. atumbala erikashia gi n'onu ![]() agaghi m atupuru gi onu. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 6:58pm On Dec 14, 2009 |
pres-elect:Ibu onye ara. |Don't worry, otele na-abia inye gi garri e tinyere ogwu oke. Jekwa gote toilet rolls ma Freedom bam(balm) I ga-eji eficha ike ma nke I ga-eke n'isi. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 7:19pm On Dec 14, 2009 |
bia, olee ebe onye nke ahu no sef ![]() ![]() anuru m na mpa otele anaghi ekwe ka otele na nwanne ya nwayi noro na one room alone ![]() ndi ara juru na london o |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 8:30pm On Dec 14, 2009 |
pres-elect:Ofu ihe ahu ka Toshmam gwara m maka gi. echekwa m na o bu gi ka enyere udi iwu ahu. ![]() ![]() ![]() |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by SamMilla1(m): 10:26pm On Dec 14, 2009 |
Agaba umu nwanyi. kedu ije ? ![]() ![]() ![]() ![]() |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 1:00am On Dec 15, 2009 |
Sam Milla: Nwanna udo di. Kedu ka eke si anya anwu? |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by SamMilla1(m): 9:33am On Dec 15, 2009 |
Eke afurozi anwu oga anya nwanne. Otekwana. kedu kwanu ka ubochi di ? Adighi afuzi gi anya, kedu ka esi akwado ekeresimesi ? |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Nobody: 9:35am On Dec 15, 2009 |
Igbo Kwenu. As per tradition, merry chritmas Ifyalways, hope you and yours have a wonderful keresimesi. Merry christmas to all ![]() |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 6:16pm On Dec 15, 2009 |
FL Gators:Daluuuuuuuuuuuu ![]() ![]() ![]() ![]() Eche kpukpo.Kilo shele?she alafia? Sam Milla:what a typo. ![]() Darfur ![]() ![]() |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Sonofpeace(m): 10:28am On Dec 16, 2009 |
Ekenem unu, Obi dim awuri mgbem huru threadia na NL. Ndigbo siri na anyukoo amiri onu ogba ufufu. Ka anyi na akpa maka odi nma ndigbo. ekelesimesi a ga adiriri anyi nile nma. Ndigbo kwenu kwezuo nuoo! |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by CrudeOil2(m): 7:53pm On Dec 16, 2009 |
igbo kwenu! |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Nobody: 1:38am On Dec 18, 2009 |
ifyalways:Alafia ni mo wa o. ese n. Happy Bday to them too ![]() |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 2:18pm On Dec 18, 2009 |
FL Gators:. . .Bday to Moi,merci beacoup. ![]() Umu igbo,a ga alakwa december? Kedu Throttle nwanne m nwanyi? |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by AndreUweh(m): 3:54pm On Dec 18, 2009 |
Trotter ala na uyo maka ekeresimesi Igbo dum na ala maka ekeresimesi, ana asi unu ije oma. Na kwa asi onye owula ekeresimesi oma. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by madamL(f): 6:07pm On Dec 18, 2009 |
Ndi Igbo ndi oma, Ekeresimesi oma!!!! Chukwu due unu nke oma na oge oriri anyi no n'aya. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Myluv1: 9:20pm On Dec 18, 2009 |
Chei! ochi atogbuola m na threadia. Page a nozi odu ka o bu Joke ka a na-a cracki na ya. Umu Owuwa anyanwu Naija ekele mooo! A ga-alakwa ee, ka o nwere ndi 'Alawuotu' no ebe a, ? |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 10:59pm On Dec 18, 2009 |
Samy nwanna Efe enyeghi, in shot in fact, nwa bobo ga-alanu eketresimesi. A ga-aru overtime ka ewere nweta ego ugbo elu. O kwa I na-aghota. Okwanu ya mere toshi ji abiazi ebe a ofu ugboro n'ime onwa iri ![]() ![]() |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 4:45pm On Dec 19, 2009 |
Ala wu otu united ![]() Presido/Fromuk Ikomi Romanus Darfur Toshman Fake Youngies Echelon Mortiple Andrew ChineyeM My luv Ozioma . . . . . . .echetaram echetaghi m happpppppppy ekeresimesi. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ezeagu(m): 7:20pm On Dec 19, 2009 |
ifyalways: Aha nkem kwanu? 'Ncheta Christ' Nkeoma. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by emisun(m): 2:01pm On Dec 20, 2009 |
umu nne,kedu ka unu na eme na ekerezimezi a,a mam na odi nma.IGBO KWENU, IGBO KWENU, IGBO KWEZUO NU OOOOOOOO |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by emisun(m): 2:07pm On Dec 20, 2009 |
umu nne,kedu ka unu na eme na ekerezimezi a,a mam na odi nma.IGBO KWENU, IGBO KWENU, IGBO KWEZUO NU OOOOOOOO! |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 4:47pm On Dec 20, 2009 |
ezeagu:Enyi a noro ji ![]() Ezeagu ![]() ![]() Grafikdon Ogamba Elos-Agos Aloy-emeka(onye ara ndi igbo na NL) ![]() . . . .na ndi ozo,Emume omumu Christ Oma. Rubi ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() Throtler ![]() ![]() Nnenneigbo Ghettochyk ibo babe/okija juju Nightnurse Fesse ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() Onyinye Edygirl Osisi na aha ya ndi ozo nile ![]() Chiogo Akaraoku ![]() ![]() ![]() Jennkadiri na aha ya ndi ozo nile sugabelle(lady Nsibidi) . . . . . .na ndi nne nile na umu asa igbo nile,Ya gaziere anyi nile na nmenme a. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Sagamite(m): 7:51pm On Dec 20, 2009 |
All please see what this pathetic Nchara slowpoke thinks of his fellow Igbos: https://www.nairaland.com/nigeria/topic-369357.0.html#msg5153090 |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by AndreUweh(m): 1:19am On Dec 21, 2009 |
Nchara is a worthy and proud Igbo. Ndigbo do not abandon their children no matter what. Ndigbo are democratic and any Igbo has basic rights of freedom of speech. Onye ashiri ga m na azu. |
(1) (2) (3) ... (83) (84) (85) (86) (87) (88) (89) ... (100)
A List Of Igbo Dialects And Where Their Speakers Are Found. / Igbo Architecture | Ụlọ omé n'Ìgbò / Oruko Amutorunwa (generic Names In Yoruba Culture)
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 47 |