Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,163,161 members, 7,852,954 topics. Date: Friday, 07 June 2024 at 09:01 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (122284 Views)
15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (82) (83) (84) (85) (86) (87) (88) ... (100) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 8:28pm On Nov 30, 2009 |
pres-elect:Fake anyammiri. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by AndreUweh(m): 8:31pm On Nov 30, 2009 |
Anam eji oherea na ekpe ekpere ka nkpuru obi nna onye otu anyi na Ogbakoa laa na udo. Ndoo nwa ada mara nma. Dibe. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 8:46pm On Nov 30, 2009 |
iseeee |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by scantee(m): 9:48pm On Nov 30, 2009 |
Ndi ebe anyi ejim ohere a na ekwuputa ka obi si atom uto na asom mpi ndi kulob mu bu FC BAKA siri wee merie ndi rival ha bu Real madiridi, biko solonum ghuria oghu. FC BAKA ka nga esoo ruo ogwu gwu. Udo diri unu |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by scantee(m): 9:53pm On Nov 30, 2009 |
Biko umunne n' umunnam biko onwere onye si n' okpuru ogwu nke di na Enugu Stati no ebea bika kwee m ekene. abum nwanngi |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 2:17pm On Dec 02, 2009 |
Darfur,Ikomi Na Andrew dalu. Oge chukwu ka nma,we cant question him.O nwuru na udo,n'ulo ya.Jehovah bu ikem,mu na nnem especially. scantee,a ghotaghim ihe i dere mana Romoe bu onye Enugu state,so is Ikomi,on fridyas only. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 3:00pm On Dec 02, 2009 |
ifyalways: Why I'kelegi Pres-elect? Maybe because onwere ebe ozo ona emekeri agree, very soon oga eme I do. Anya adighi dat boy nma. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 8:03pm On Dec 02, 2009 |
ikomi imaghi na darfur=pres-elect ikomi ekwempi |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 2:44pm On Dec 03, 2009 |
umuigbo ekene m unu nile!!! udo dirikwa onye obula |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 2:49pm On Dec 03, 2009 |
Udo dirikwara umuibe |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Rapmoney(m): 4:01pm On Dec 03, 2009 |
anum' ekele umunnem no eba Achorum ka udo diri onyeobula choru udo Ndi Yoruba di na Nairaland, egbe enigwe gbasiasia ebe ano eme nzukor Obu nwanne unu nwoke |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 6:18pm On Dec 03, 2009 |
Rapmoney: Udo dikwara gi nwanna ma na Okwanu iru oma ka ejula ji aga n'ogwu. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 1:24pm On Dec 04, 2009 |
Agaba,bia osiso. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 5:13pm On Dec 04, 2009 |
ify , gini ka gi na agaba choro ime? |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 6:57pm On Dec 04, 2009 |
Inyunyekwala mamiri na dross gi. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Cupidkc(m): 1:08am On Dec 06, 2009 |
Asi m kam kele umunne m, nodu nke oma. Unu anuchula ooo! |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by AndreUweh(m): 3:11pm On Dec 06, 2009 |
Ndi Igbo unu anwuchule. Unu jekwere uka taa. Otu owula osiri di ndi igbo wu nkem. Ndigbo ka m ga eso ma ona ejeje ma ona alala ndigbo kam ga eso. Yagaziere unu dum. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by toshmann(m): 3:06am On Dec 07, 2009 |
love nwa ntinti love nwa ntinti ije mu nalove na ofoduru nwa ntinti lol, umuigbo lee ndaalun o |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 2:21pm On Dec 07, 2009 |
Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee! |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ChinenyeN(m): 2:34pm On Dec 07, 2009 |
Asi m m'abata bia eletu unu anya. Unu ememafu taa na? |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by toshmann(m): 5:22pm On Dec 07, 2009 |
agabaI23: faketan i ka di ndu? alusi n'eje uka udo diri gi ooo, fake, felimbombo kwanu? i ma na winter abiakwala ozo, feli ma ka esi achu de oyi, nwunye m di mma ma na feli di ebube na bed, okwa ima |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 7:36pm On Dec 07, 2009 |
toshmann:The crown prince of UMUMKPI, a na m ekele. Nwunye gi ahushiela anya. Ana m eje ikwu ya na Aba branch ka ndi be ha marakwa ugbua . Anya gi ka di na felibobmbo. Chei ihe nkapi ji esi isi di ya ime aru. Toshi feli no na obodo obama.[/ |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by toshmann(m): 9:25pm On Dec 07, 2009 |
faketanu m oo fake i ga adi, fake imakwa na emechara m ga biri na cincinnati, obodo nwa tattoo ahu mu na ya kuru nkwari last year. ana m ezere onwe m ebe a o, maka adighi ama ama nwatakiri ejiri egbe gbasasia m ishi ekweke m but fake, biko kedu city felimbombo nu. maka obodo obama buru ibu . . . . ima, once in a while, nwoke ji nwanyi na agbakwa obere away match, to keep in touch with ihe na eme outside . . ighotara? k'anyi marakwa de latest style in town tosh nw mama . . . . . elewe ukwu . . . . |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 11:27pm On Dec 07, 2009 |
toshmann:Tosh i wunu onye nke m far back. Zerekwa ndu gi oo maka ndi tatoo na-anu igbo emixiri cocaine bia tinye heroin. isi adighi ha mma. Ma na zerekwa isi maka nwunye e me paa gi maka ihi feli. Ma ka m were nwayoo gwa gi, feli no na Kentucky. O no ebe ahu since 10 months now. lekwa akara igwe na-ekwu okwu ya 675-234419419. Gwa ya na o bu m nyere gi number. Tosh adaghi akwu otu ebe ekiri mmanwu, Okwanu nkwughari ka ejo ere nwa nkpi. Toshi onye nke , city centre ooooo |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by toshmann(m): 11:48pm On Dec 07, 2009 |
fake i wu onye nke m n'eziokwu. kama onwu ka egbu gi, ya gaa kugbuoro m ossama . . . iga adi ruo time out gi i ga aka nka kagwooooo . . . mana number felimbombo a inyere m, 419 juru na ya, fake, idikwa sure na ihe a awughi wuru wuru? kamakwa nyem address ya, kentucky di very clos to cincinnati, infact airport-u cincinnati di na kentucky . . . nyem address mbombo baby ka m ga jide nke m ji nwanne . . . . . . chei . . aluokwala m nwanyi o |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 12:05am On Dec 08, 2009 |
Iseeeeee! Osama onwu Iseeee. Nwunye gi agaghi ahu gi Feli . . iseee I ga-emecha feli ma lakwuru nwunye gi . . isee Lee original number ya. 229 West Main Street, Suite 400 Frankfort, KY 40601 Phone502)875-3733 Fax502)875-3722 e-mail : felimbombo@g-string.com Igwa gi eziokwu 419 ahu no na number onyere mbu mana o dika ogbanwego ya. Ugbua I ji ji jide mma. Anya ruo gi ala. Feli achangigo gear, O buro na inwero condom ikpoturu m Condom abughi maka ofu |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 5:04am On Dec 08, 2009 |
ekwempi nwa mbano a o ka dikwa ndu chei, ihe ojoo emeela o, lekwanu nwoke luru nwayi o. toshman marriage wukwanu ihe di nso o, agabalegodi advice i na enye onye luru nwanyi umunne m chegharianu o |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by daniellle(f): 1:25pm On Dec 08, 2009 |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 3:12pm On Dec 08, 2009 |
pres-elect: Kedu ebe onye iberibe si puta taa gbapu oso |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 5:33pm On Dec 08, 2009 |
pres-elect:isi nini? Nkem,o nweghikwa. Agaba na Tosh,aturu muru ebule gba aka nwa. Igbo hi |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 5:35pm On Dec 08, 2009 |
ifyalways: Sharap dia Chere ka okenye kwuo okwu |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 5:55pm On Dec 08, 2009 |
agabaI23:Bia,mere gi ihu ka Mkpi ereforo na Bazar bia hia. |
(1) (2) (3) ... (82) (83) (84) (85) (86) (87) (88) ... (100)
A List Of Igbo Dialects And Where Their Speakers Are Found. / Igbo Architecture | Ụlọ omé n'Ìgbò / Oruko Amutorunwa (generic Names In Yoruba Culture)
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 29 |