Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,151,839 members, 7,813,815 topics. Date: Tuesday, 30 April 2024 at 06:58 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (187) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (292153 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (184) (185) (186) (187) (188) (189) (190) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 7:08am On Nov 13, 2013
skimpychick: Hia @ATMC Kedu kwa etu I'm missing you si we burukwa anya gi na emem cheesy grin. Umu igbo unu di too much grin. N'ezi okwu anam amuta ihe buru ibu n ebea no be small. Ngwa kam juo nke a 'kedu ihe bu agaba na okwu oyibo' grin.
lol o ife obu nawink agaba bu faketan tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 9:18am On Nov 13, 2013
grin grin wink cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:25am On Nov 13, 2013
Dreamsinbc:



Agaba, okwa gi? Kedu out isi nyoputa, choputa ihe Dreamsinbc wu? Iri bad o (ma o burukwa nwoke owerri)
iro nro(wet dreams) then igba ncha bia chegharia tupu Jesu abia.
Ndi nmehie cheesy

skimpychick: Ngwa kam juo nke a 'kedu ihe bu agaba na okwu oyibo' grin.
agaba = mask = masquerade = rainbow = chameleon
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:40am On Nov 13, 2013
ifyalways: iro nro(wet dreams) then igba ncha bia chegharia tupu Jesu abia.
Ndi nmehie cheesy

agaba = mask = masquerade = rainbow = chameleon

Ify ka osokwa gi. O kwa ngi bu chameleon na rainbow (n'olu osuofia)

Skimpy nne, agaba bu aha nnukwu mmanwu ya bu masquerade. Mana agaba putara huge and powerful. You can also say, huge size! grin grin
Inugo nne wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 6:52am On Nov 14, 2013
ATMC: really? daalu inugo. smiley
i'm missing you is ara gi na-eme mwink

shocked
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Dreamsinbc(f): 8:00am On Nov 14, 2013
shocked Tosh!!!! shocked
Ify nwannem, i so Agaba na ako ihe Dreamsinbc putara? Chei! Mmadu enwero kwanu nwanne ebe a. Kama I ga asi Agaba ya nodu nwayo, isoro ya ne me m iha? Hmmm, ok o
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 8:04am On Nov 14, 2013
hmm, minisitiri a na emovekwa ofuma...

Ututu oma nu..cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:03am On Nov 14, 2013
ifyalways: Pres elect, anyi "ga" anyi "ga" mgbe o bula. When shall it be? I dikwa karid ?

Who are wa?
My keske is always over flowing with ifeoma.mgbe nile.
Ify no n'ofe, a nam ara ube 24/7,a bu m onye uwa oma.
tongue

Hapu ube, raa ife ozo tongue cool

Ndigbo Hiiiiii
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 12:36pm On Nov 14, 2013
toshmann:

shocked
ara na-apu gi ara guy...maka why?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:14pm On Nov 14, 2013
Dreamsinbc: shocked Tosh!!!! shocked
Ify nwannem, i so Agaba na ako ihe Dreamsinbc putara? Chei! Mmadu enwero kwanu nwanne ebe a. Kama I ga asi Agaba ya nodu nwayo, isoro ya ne me m iha? Hmmm, ok o,
odikwa ka owu nani nwanne m toshmann nwoke oma bu ezigbo mmadu no ebe a o

wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:16pm On Nov 14, 2013
ATMC: ara na-apu gi ara guy...maka why?

The thing akupula m ara grin
Oyi tuga now eh, the thing na ebutekwa akwukwu embarassed

Nwa mama achoghi inwu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 5:30pm On Nov 14, 2013
Toshman onye nkwa, onye nkwari, onye okuku nna I na aku bad cheesy. Ya diri gi na mma. @agaba nwa nna kedu ka idi taa. Kedu ka eke si anya anwu? grin. Kedu ebe iga akula nkwa dis wkend cool idi too much. Umu ada igbo ya dikwara unu na mma o. Gaa nu n'iru
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 5:31pm On Nov 14, 2013
Bianuoo, kedu ebe skimpy no? Kreami nde ebe ino?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:38pm On Nov 14, 2013
skimpychick: Toshman onye nkwa, onye nkwari, onye okuku nna I na aku bad cheesy. Ya diri gi na mma.

Ya dikwara gi mma, nwanne m nwayi cheesy ihe Onye na acho, ya chotakwa ya o! Ma ndi nkwa, ma ndi nkwari, ma ndi nkwarikwata grin ma ifysco fantastico nkwaritasia grin

@agaba nwa nna kedu ka idi taa. Kedu ka eke si anya anwu? grin. Kedu ebe iga akula nkwa dis wkend cool idi too much. Umu ada igbo ya dikwara unu na mma o. Gaa nu n'iru

Faketan (agaba) kporo party this weekend na thamesmead. And faketan kpoo party, Akwuna ga eju ebe nile na the party cheesy
Kedukwanu ihe m di ndu eme? wink ka m ga choo ticket Biko, enweghi kwa ihe mere m miss-ie faketan extravaganza 2013 edition cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:04pm On Nov 14, 2013
skimpychick: Toshman onye nkwa, onye nkwari, onye okuku nna I na aku bad cheesy. Ya diri gi na mma. @agaba nwa nna kedu ka idi taa. Kedu ka eke si anya anwu? grin. Kedu ebe iga akula nkwa dis wkend cool idi too much. Umu ada igbo ya dikwara unu na mma o. Gaa nu n'iru
Nne,adi m ok. Gikwanu? Nkwa m choro irute side gi. I Di free ka ha ebookuola space niile?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:28pm On Nov 14, 2013
agabaI23: Nne,adi m ok. Gikwanu? Nkwa m choro irute side gi. I Di free ka ha ebookuola space niile?

grin
Anyi e-book-uola ya full time. Ibiara late tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 8:39pm On Nov 14, 2013
toshmann:

grin
Anyi e-book-uola ya full time. Ibiara late tongue
Tosh, Skimpy nyere gi fake ticket. Ndo!! O gwago m mgbe m ga-abia. Ajukwala m etu osiri gwa m. Di ochi adighi ekwucha ihe o huru n'elu nkwu. grin grin grin wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:10am On Nov 15, 2013
romeo:

Hapu ube, raa ife ozo tongue cool

Ndigbo Hiiiiii
UsuRome kiss kiss kiss
Kedu ife i chozi ka m racha? Ife gbalu agba n'agba abu white n'isi? tongue cheesy
Kedu kedu? kiss

Maria-Goretti:
hmm, minisitiri a na emovekwa ofuma...

Ututu oma nu..cheesy
Ministry Ify nozi perm site. Kedu sis Maria? cheesy

Agaba,Tosh na Skimpy,Okwu unu ekwero okwukwu. bookers and bookees cheesy
Dremas afa gi ahu nwere ka odi.hoha
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:25am On Nov 15, 2013
ifyalways:
UsuRome kiss kiss kiss
Kedu ife i chozi ka m racha? Ife gbalu agba n'agba abu white n'isi? tongue

Ify grin grin
Chei, cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 2:42am On Nov 15, 2013
clans:

nwanne nwoke, jiri ya wayowayo.. o wu na omara ihie ikporo ya, nsogbu ga adi ebea
Otua ka anyi si eme ya grin


#TeamGOM
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 9:37am On Nov 15, 2013
Sis Maria, di ok....
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 12:22pm On Nov 15, 2013
Tosh na agaba ihe unu ji wu fake tickets grin grin. Achorom ima onye wu dafur na asa efere na london cheesy cheesy. @ify ichokwa kanyi book kwa gi, idi interested wink cheesy?.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 2:00pm On Nov 15, 2013
skimpychick: Tosh na agaba ihe unu ji wu fake tickets grin grin. Achorom ima onye wu dafur na asa efere na london cheesy cheesy. @ify ichokwa kanyi book kwa gi, idi interested wink cheesy?.
Faketan ticket? O magbunuru onwe ya. A ga m eji ticket m ma m biawa. Tosh, nye ticket ahu. Ticket ahu bu maka next weekend.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 3:36pm On Nov 15, 2013
ifyalways: Ihe mega nga a cheesy Agaba na Tosh e werela onodu no leave no transfer cheesy

Obara uru. Asa obula dabara n'way Agaba ma obu Tosh marakwa na o jirila aka ya mme onwe ya Okuko december. Ha dorisie gi,ha enye gi fake check,daba plane fela back to base into the waiting arms of Felimbobo cheesy

Uwa ntoooooooooooooooooooo! ekwensu nyoooooooo. Ify emeriela ihe ojo nile cheesy

Skimpychk,nwanyo kwa.Zere Tosh. Oluchiokechi,nke a Agaba n'eso gi n'ike n'ike, zere oku cheesy Dreams ndewo. Kreami ada mazi,ka nka.
Chei,unu nweta ebe m huru Achi eeh. cry Nke Achi agwula. Unu amakwa na Achi na born2fuck na a-compare notes uno lekwa ntu? Achi nna efugo final cry
Ify Nwanyi oma,kedu nke I si na m na born2fuck na arasi ntugrin
Nne,akam pasa na eri uru di na nwa awusa...the nwa di very tight, Icho ifu ya ije na my profile.

#uru dikwa na uwa o#
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 4:01pm On Nov 15, 2013
skimpychick: Tosh na agaba ihe unu ji wu fake tickets grin grin. Achorom ima onye wu dafur na asa efere na london cheesy cheesy. @ify ichokwa kanyi book kwa gi, idi interested wink cheesy?.
Skimpynwa achoro ka ebook-kwa m too.
Am running out of thick gals this days.


Bia @maria kedu way gi now,nwa gi ahu nona foto gi amaka.

ify nyere m aka...
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 6:03pm On Nov 15, 2013
achi4u: Skimpynwa achoro ka ebook-kwa m too.
Am running out of thick gals this days.


Bia @maria kedu way gi now,nwa gi ahu nona foto gi amaka.

ify nyere m aka...
lol, rapukwara m diokpa m....
Well, Maria kpasakwa.....
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:24pm On Nov 15, 2013
achi4u: Ify Nwanyi oma,kedu nke I si na m na born2fuck na arasi ntugrin
Nne,akam pasa na eri uru di na nwa awusa...the nwa di very tight, Icho ifu ya ije na my profile.

#uru dikwa na uwa o#
Asi gi.

A huru m gi na thread "location of ndi akwuna" ebe i na-aju born2fuck ebe ulo ndi akwuna di. Infact,gi na b2F na ndi ozo na a-compare notes ebe ulo akwuna di,ego ole ha na-ana per otu onu etc.

Jirikwa ya nwanyo. Ndu na onwu di n'ukwu nwanyi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:26pm On Nov 15, 2013
skimpychick: Tosh na agaba ihe unu ji wu fake tickets grin grin. Achorom ima onye wu dafur na asa efere na london cheesy cheesy. @ify ichokwa kanyi book kwa gi, idi interested wink cheesy?.
@Bold,biko a gala ebe ahu.
Darfur wu onuku Jah jiri gozie m. Hapu maka imata ya biko. Hapuru m ya,ga matawa Tosh na Agaba. cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Dreamsinbc(f): 7:12am On Nov 16, 2013
ifyalways:
@Bold,biko a gala ebe ahu.
Darfur wu onuku Jah jiri gozie m. Hapu maka imata ya biko. Hapuru m ya,ga matawa Tosh na Agaba. cheesy

Mba nu, Ify, gwa anyi onye obu. Nke a Agaba na Tosh n'ekwu ihe ime Darfur. Okwa maka anyi fu ya nuzo, kanyi mara ndi anyi neze. Inekwu na Jah jiri ya gozie gi, ebe Tosh na Agaba na akowa na ara na agbazi Darfur nwanu ana ekwu maka ya. Gwam, gwam, gwam.

As for you, Tosh, ihe m ga gwa gi kita adiro. Lol
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:33am On Nov 16, 2013
Dreamsinbc:

Mba nu, Ify, gwa anyi onye obu. Nke a Agaba na Tosh n'ekwu ihe ime Darfur. Okwa maka anyi fu ya nuzo, kanyi mara ndi anyi neze. Inekwu na Jah jiri ya gozie gi, ebe Tosh na Agaba na akowa na ara na agbazi Darfur nwanu ana ekwu maka ya. Gwam, gwam, gwam.

As for you, Tosh, ihe m ga gwa gi kita adiro. Lol
Dreams in butter cake!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Dreamsinbc(f): 9:47am On Nov 16, 2013
Agaba, o fodu obele ka inweta ya. Dreams in buttercream. But because na i tryi tu, ngwa were Ify, jiri mee ihe masiri gi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 10:26am On Nov 16, 2013
Dreamsinbc: Agaba, o fodu obele ka inweta ya. Dreams in buttercream. But because na i tryi tu, ngwa were Ify, jiri mee ihe masiri gi.
Mba enwetara m ya ofuma. Onweghizi onye m choga ugbua, ma Ify, ma Dream, Ma Skimpy. Tosh buru gawa. Tosh mara etu esi eme irukwuru-irukwuru with ndi no na di. grin grin
Achoghi m onye di ya ga-eje egbe nochie m uzo wink wink

(1) (2) (3) ... (184) (185) (186) (187) (188) (189) (190) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 38
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.