Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,151,832 members, 7,813,760 topics. Date: Tuesday, 30 April 2024 at 05:50 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (188) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (292152 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (185) (186) (187) (188) (189) (190) (191) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nedu210(m): 9:27pm On Nov 16, 2013
Kpam kpam na ebea, ndi be anyi unu anokwa ya o?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 10:02am On Nov 17, 2013
wink
Umu Igbo, mma mma nu o.
Ya gaziere unu..!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 5:32pm On Nov 17, 2013
Agaba isi na gini mere. Isi na tosh na ndi no na di n'eme ginikwa. Ha! Asiri gbakaa ute. Okwa gi ka ify huru n' odu akwuna cheesy were ya nwayo. @tosh hapukwa umunwanyi no na di maka... Kam mechie onum.wepu aka enwe na ofe tupu oburu aka agaba grin.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 8:43pm On Nov 17, 2013
skimpychick: Agaba isi na gini mere. Isi na tosh na ndi no na di n'eme ginikwa. Ha! Asiri gbakaa ute. Okwa gi ka ify huru n' odu akwuna cheesy were ya nwayo. @tosh hapukwa umunwanyi no na di maka... Kam mechie onum.wepu aka enwe na ofe tupu oburu aka agaba grin.
Hmmm, hapukwa m aka kita or a ga m akakwa grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:07pm On Nov 17, 2013
skimpychick: Agaba isi na gini mere. Isi na tosh na ndi no na di n'eme ginikwa. Ha! Asiri gbakaa ute. Okwa gi ka ify huru n' odu akwuna.
Mbakwa.
Agaba is too smooth iga n'ulo lekwa ntu.Infact ulo Agaba n'onwe ya bu ulo lekwa nail cheesy . Ya na Tosh na-eme akwuna import,camp-ua ya for days or month depending on condition of the ukwu. cheesy
Kai,Taa wu Sunday embarassed embarassed

M jide nwa a na-akpo Afam4ever eee angry , M ga adori panti ya,were bottle palmmy kurie isi mangoe ya angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:42am On Nov 18, 2013
Ndi nile na akpo m aha ebea, enweghi m onu okwu until m choo condom mu acho angry

Ify!!! Ify!!! Ifynkwa ifylacious ifybombastic grin
Kedu ete ishi Mara na ulo m wu lekwentu extension? angry
Odika imaghizikwa nke wu Toshmann na nke wu agaba. Lekwentu di illegal na obodo Obama, mana odi very very legal na obodo Eliza, ya mere felicia ji na aga n'ulo faketan oge obula undecided
Sorry, I meant faketan ji na aga n'ulo Felicia oge obula undecided

No Felicia gara na nke faketan
Adikwa m confused, but Felicia na faketan, one of them ji ulo ya mere lekwentu, the other na eme visit kwa mgbe kwa mgbe.
Abi
Infact ulo ha abuo wu lekwentu head office and ha abuo na eme onwe ha visits all the time grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 8:28am On Nov 18, 2013
Bikonu, o so so okwu ndi akwuna na nkukpori ka a na akodi na thread a, eh?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeycima: 11:05am On Nov 18, 2013
Umunne na umunna ekelemu oh.udo diri onye obula nno na ebea
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 11:14am On Nov 18, 2013
@maria kooro anyi ka obi di anyi mma grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 12:40pm On Nov 18, 2013
skimpychick: @maria kooro anyi ka obi di anyi mma grin
ajuju kam juru, nwada.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 12:42pm On Nov 18, 2013
Okeycima: Umunne na umunna ekelemu oh.udo diri onye obula nno na ebea
Ya dikwara mkpuruobi gi o.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 3:21pm On Nov 18, 2013
@maria ewela iwe nwanyi oma. Amaram na ajuju ka ijuru mana onwekwa akuko inwere ike ikoturu anyi k'anyi si na akuko ndi akwuna puta, oga amasi kwa anyi wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 3:26pm On Nov 18, 2013
Oooo nnem....nsogbi anoghi.

Kedukwanu maka akuko ekeresimesi aro a..kedu ka unu si akwado?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:05pm On Nov 18, 2013
Tosh tongue Faketan weds Feli. O ga adi kpo-kpo this december. Agaba nyere m card,so Feli wu nwa Mbano?
Ala akwupula otele shocked shocked Agba m nkwu ha bu na Ehime-Mbano cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 11:32am On Nov 20, 2013
Umu igbo unu anokwa ya ee. Kedu ebe unu no.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:17pm On Nov 20, 2013
skimpychick: Umu igbo unu anokwa ya ee. Kedu ebe unu no.
Ayi nu ya, ayi na acho "something". Anyi ahubeghi "something" taa angry

ifyalways: Tosh tongue Faketan weds Feli. O ga adi kpo-kpo this december. Agaba nyere m card,so Feli wu nwa Mbano?
Ala akwupula otele shocked shocked Agba m nkwu ha bu na Ehime-Mbano cheesy
Eee shocked
Faketan aluola Felicia grin

Felicia. Awughi kwa nwa mbano o, angry
Felicia. Wu Onye . . . . . infact onweghi Onye ma ebe Felicia si bia. Except may be faketan grin
As regular customer, faketan ma everything about Felicia grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:23am On Nov 21, 2013
Tosh mechie onu nsi gi. Feli wu ada Ehime Mbano. cheesy

Skimpy ole ihe I mere Agaba? Anya a hubeghi ya kemgbe o gara weekendi na nke gi. O dikwa risky- skimpy a tuwala Agaba ime.

Ehen umunne m, anya unu gatu na threadia. O di nma inye enye karia inara anara .

www.nairaland.com/1522558/tehns-2nd-annual-end-year/2
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MrMac10(m): 3:49pm On Nov 21, 2013
Council of elders ekenem unu ndi banyi kwenu ifem choose wu kai Na fun onwenayi Na anya united we stand divided we fall
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 3:56pm On Nov 21, 2013
nke a bu mordenized engiligbo.. grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 4:17pm On Nov 21, 2013
@ify nwanne hapu agaba. Eyirim ya egwu oso apuo ya na ukwu grin. Ochefuru shirt ya gbaa oso sef. Echem na malaria ejidela yA that means na ono admission na hospital tongue ma obu kwanu na aka na ama ya mmiri oku n'ulo cheesy grin. @mr mac ibu onye ebe?, igboeng grin ya diri gi na mma.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:37am On Nov 22, 2013
nnaaa meeeen, oyi dikwa n'abali a o undecided . . . chei. . . irukwuru-irukwuru aguola m baaaaaad embarassed

umuoma iberibe ndia juru ohio, enweghi nnoo nke kwere iso m lakpuo taa. . . wahala dey o . . . aga ehikwa ura taa

chei, a whole me. . .
anu ana agba egbe o n'acho condom 1 of umumkpi . . .
eju n'efe efe 1,
otuto toro n'ibi 1,
amu n'ara otu 1 . . . . nnaa irukwuru ahiala m taaa o o o embarassed . . . embarassed . . . chei. . . anyone ga adi enough for me taa o . . . . onye kwa nu?
ify . . . ify leeee undecided . . .ifyyyyyyyyy, skimpy . . . . . maria mu o o bikonuo . . .dreamsinbc. . . felimbombo kedu nke nu nso biko bianu gbatara m oso enyemaka o o o o otherwise ihe unu ga anu echi wu na nwa mama nu na coma embarassed . .
unu bia biko. . . nwa mama achoghi inwu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:04am On Nov 22, 2013
Agaba,hmmmmmn. Ma ndi NASA sokwa acho Agaba.Skimpy ole ihe i mere ya?

Fake i rikwa ndu ? cheesy

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:08am On Nov 22, 2013
Toshman,biko ga were oche azu.Ole Maria i na-akpo? Sis Maria bara conventary kemgbe ka o nwere Maria ozo ima?
Shior. angry
I hubeghi ihe o bula. Ihe ahu ga agugide gi ruo mgbe ihe gi ga-agbaji. O gbajie,Ify e nwere mee hotdog. no time angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by jmoore(m): 7:09am On Nov 22, 2013
Dalu kwa nu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:50am On Nov 22, 2013
jmoore: Dalu kwa nu
Ekeresimesi oma in advance. Ezigbo nmadu. E nwere m nwanne nwanyi ee,I ga aluriririrrrrrrrrrri ya. cheesy
Kedu ka Aba di?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by jmoore(m): 7:59am On Nov 22, 2013
ifyalways:
Ekeresimesi oma in advance. Ezigbo nmadu. E nwere m nwanne nwanyi ee,I ga aluriririrrrrrrrrrri ya. cheesy
Kedu ka Aba di?
Nne dalu. Aba di nma, so uzo ojo ka anyi na aria.
Nwunye? Hmmmmmm...nwanyi na amaghi nwoke ka m galu o.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:33am On Nov 22, 2013
Ekenekwa m unu!
Ify isi nini mere gi?

Skimpy ya na di ya bi. M bia ka m kpunye isi n'ulo, ma ahu onye were egbe dudo m na'azu juo m kedu onye m na-acho? M agwa ya na m biara I dozie Freezer ha mebiri emebi. Ka o banye n'ulo kpoo skimpy, mu eme DAUDA. 180 degrees.

Skimpy no na di, anaghi eme ndi no na di dika Toshi. Toshi na-emedu ndi di ime, ma ndi ku nwa n'aka ma fodukwa ino na di.

Skimpy bia ebe a gwa ha ihe di gi mere. Iyiri m egwu? A na-eji mpompo otu amaja dimkpa? Bia ebe a kaara anyi ihe mere
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:56pm On Nov 23, 2013
Faketan lee, ify eee, umunne leee, Mbano e shocked efuolanu m na obodo a e!!!
Elee passport-u m, alaala nu m naijiria ka m ga choo nwa Igbo m ga alu.
Lekwanu Anya o shocked , maka irukwuru-irukwuru nwa mama gara awu Onye nwuru anwu taa. Chei, nke mu na ndi amerika agwula. Hoha angry

Unu makwa na oyi tugazi baad these days and especially n'abali, ahu m nile akwuru oto wink , irukwuru aguo m baaaaad embarassed. M hu nwa agbogho n'uzo, ya machaa nnoo mma, m gakwuru ya bido gbawa ya TT. Nwata flow kwa, m si ya bia be m, ya aju, si m soro ya bia be ya. M kwe one time tongue
Mgbe Ujo ji bia m wu oge ulo ya di somehow na isolated corner in a lonely street. But meen irukwuru ji baaaad and oyi tuga pieces and the nwa Mara ajo mma meeeeen, uburu m efepu. M soro ya daba na room,
HEWU!!!! Nwa agbogho omaricha, kedukwanu ihe m huru na room ya, AGWO!!!!! Agwo di iche iche shocked shocked
O si m na owu pet ya shocked shocked AGWO!!!!! Ha ruru 10. N'ime one room. 10 snakes shocked
PET!!!!
Oso ka m ji fepu, na oyi, ma irukwuru, enweghi nke m chetaziri. Oso ka m ji ruo ulo m, ñuo coffee jiri chuo oyi.
TUFIAKWA!!! Chei! Ndi amerika di egwu o. Biko ka m choo ego m ji agba ticket naijiria, this is it. Ahushiela m Anya. Last month, m huru asampete na club, ya sim na owubu Nwoke mechaa chigharia buru zie nwanyi, shocked
Nke ugbu a wu asampete Mara mma pieces, ya na agwo bi!

O choochi ndi mbano
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 2:03pm On Nov 23, 2013
Ndo Tosh! grin grin
Nke ahu bu eke ka a na-akpo ya.
Ohuru otu kwe onwu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 1:12pm On Nov 24, 2013
grin grin grin grin. Tosh onwebeghi ihe ihurula. I ka ga ahu nke ya na agu bi n'ulo m obu elephant. So imacha na ana eji cofee achu oyi, chineke zoro gi nnooo I ga ebidi ogologo ndu. Agwabuola m gi ka iwepu aka enwe n'ofe ka oghara I wu aka something cheesy cheesy. I lota naija kpom kam bia buru gi na airport, enwerem nwa m ga akponye gi. Obughikwa nke rukwurukwu grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:35pm On Nov 24, 2013
skimpychick: grin grin grin grin. Tosh onwebeghi ihe ihurula. I ka ga ahu nke ya na agu bi n'ulo m obu elephant. So imacha na ana eji cofee achu oyi, chineke zoro gi nnooo I ga ebidi ogologo ndu. Agwabuola m gi ka iwepu aka enwe n'ofe ka oghara I wu aka something cheesy cheesy. I lota naija kpom kam bia buru gi na airport, enwerem nwa m ga akponye gi. Obughikwa nke rukwurukwu grin
Bia o na ihuro ihe m dere n'elu?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 2:09am On Nov 25, 2013
Ada Igbo Vivian Chinaza alago ezumike onwu.
Nne ora, laa nke oma.

(1) (2) (3) ... (185) (186) (187) (188) (189) (190) (191) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 36
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.