Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,150,853 members, 7,810,284 topics. Date: Saturday, 27 April 2024 at 05:24 AM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (184) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (291875 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (181) (182) (183) (184) (185) (186) (187) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:57am On Oct 29, 2013
odumchi: M gbaala avo; ta bu izu amuru m! Inyi ekele m nni woo?

Happpy birthday brother Odumchi cheesy

Ka Obasi bi n'igwe cheba,gozie ma kpuchie gi. Ole ebe i ga-eme party? A choro m ibia cheesy

Toshman angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 8:22am On Oct 29, 2013
Odumchi
Ka ihe ichoro acho choro gi bata n'ulo gi
Hbday
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:12pm On Oct 29, 2013
odumchi: M gbaala avo; ta bu izu amuru m! Inyi ekelele m nni woo?

Odumchi Biko suokwanu Igbo embarassed

ifyalways:

Happpy birthday brother Odumchi cheesy

Ka Obasi bi n'igwe cheba,gozie ma kpuchie gi. Ole ebe i ga-eme party? A choro m ibia cheesy

Toshman angry
Okay, owu happy birthday ka odumchi na ekwu ihea grin

Odukpoms happy birthday o cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 7:17pm On Oct 29, 2013
ndibe anyi ekene m unu. ka odiri unu na mma .
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by iffydave: 8:26am On Oct 30, 2013
Ndi be anyi ekene m unu oooooo.....ututu oma nu,


nke onye chiri ya zeru!!!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:22pm On Oct 30, 2013
skimpychick: ndibe anyi ekene m unu. ka odiri unu na mma .

ya dikwara gi mmaa o cheesy

iffydave: Ndi be anyi ekene m unu oooooo.....ututu oma nu,


nke onye chiri ya zeru!!!

ekene m gi, nwanne mmadu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Kc3000: 8:20pm On Oct 30, 2013
Ndi oma, u guys ka ji this thread na this side? Toshmann nwa mama, ahurum na ahu di gi òku as usual, and a dim sure na i squeeze gbuo la umunwanyi nile a hupuru gi na ebe a. . .eziokwu odighi easy! Hapu kwa na Ifyalways bu agu nwanyi, infact the babe di ka Stella Oduah. . . e ga azu nye ya bulletproff BMW abuo or no show. Ify ana m ekele gi oo!
Nna mehn, I miss all you people like my mother's ofe egusi. Politics section di ka ebe agbara oso, just a few ndi iberibe no there na ezuzu. Umunnem n'ile there have all vanished. So, obi dim ùto ihu unyu ebe a.


Odumchi na eme birthday, o ruo la afo e ji anu mmanya? Either way, aga m añu one Heineken for the occasion, in fact nyem 2 bottles.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 7:22am On Oct 31, 2013
ifyalways:

Happpy birthday brother Odumchi cheesy

Ka Obasi bi n'igwe cheba,gozie ma kpuchie gi. Ole ebe i ga-eme party? A choro m ibia cheesy

Toshman angry

toshmann:

Odumchi Biko suokwanu Igbo embarassed


Okay, owu happy birthday ka odumchi na ekwu ihea grin

Odukpoms happy birthday o cheesy

Kc3000: Ndi oma, u guys ka ji this thread na this side? Toshmann nwa mama, ahurum na ahu di gi òku as usual, and a dim sure na i squeeze gbuo la umunwanyi nile a hupuru gi na ebe a. . .eziokwu odighi easy! Hapu kwa na Ifyalways bu agu nwanyi, infact the babe di ka Stella Oduah. . . e ga azu nye ya bulletproff BMW abuo or no show. Ify ana m ekele gi oo!
Nna mehn, I miss all you people like my mother's ofe egusi. Politics section di ka ebe agbara oso, just a few ndi iberibe no there na ezuzu. Umunnem n'ile there have all vanished. So, obi dim ùto ihu unyu ebe a.


Odumchi na eme birthday, o ruo la afo e ji anu mmanya? Either way, aga m añu one Heineken for the occasion, in fact nyem 2 bottles.

Ndeewo nu o! Unu emeela. Ify, ndi enyi m ga-emere m nmenme na #6 Imeala street na Owere na Saturday a na-abia. Bia soro any na irima na ińuruma. grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:45pm On Oct 31, 2013
Umuigbo udo diiri unu.
A na m asi ka chukwu gozie oru aka gi.
A na m asi ka umunwanyi anyi luta di di ka m na Tosh
A na m asi ka di dika From otu gharakwa irutu ha aka

Udo diri unu, dirikwara m wink grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:52am On Nov 01, 2013
agabaI23: Umuigbo udo diiri unu.
A na m asi ka chukwu gozie oru aka gi.
A na m asi ka umunwanyi anyi luta di di ka m na Tosh
A na m asi ka di dika From otu gharakwa irutu ha aka

Udo diri unu, dirikwara m wink grin

Iseeeeeee cheesy
Faketan Onye nke m smiley

Or better still ha nile bia luo tosh nwa mama cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:33pm On Nov 01, 2013
toshmann:

Iseeeeeee cheesy
Faketan Onye nke m smiley

Or better still ha nile bia luo tosh nwa mama cheesy
Mba Toshi
Naani Kreami ga-edula gi muo. Achoghi m ka i nwuo osiso.

Lekwanu ihe Skimpy na-eme ebe a. Onye ajukwala m

Tosh anyi ga-eke ha uzo abuo. grin grin grin
Mu were, Iwere cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:34pm On Nov 01, 2013
Ndu mmiri, Ndu azu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 9:45pm On Nov 01, 2013
agabaI23:
Mba Toshi
Naani Kreami ga-edula gi muo. Achoghi m ka i nwuo osiso.

Lekwanu ihe Skimpy na-eme ebe a. Onye ajukwala m

Tosh anyi ga-eke ha uzo abuo. grin grin grin
Mu were, Iwere cool

Nna m ukwu,ndewoo. Gini ka i si na m mere
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:55pm On Nov 01, 2013
kreami diva:

Nna m ukwu,ndewoo. Gini ka i si na m mere
Nne, asi m Tosh agaghi ebunwu ihe di n'ukwu gi oo. I ga-edula ya mmuo ya foduzie mgbe etinyere ya skimpy ma ifyalways. Nke a buzi ala mmuo fastforwarded. wink wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Dreamsinbc(f): 10:06pm On Nov 01, 2013
Ndi be anyi, ekenem ooo. Amarom na onwe ihe di otua na NL. Oto m ezigbo uto n'ichoputa ebe a. Ndewo nnuoooo.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 10:09pm On Nov 01, 2013
Dreamsinbc: Ndi be anyi, ekenem ooo. Amarom na onwe ihe di otua na NL. Oto m ezigbo uto n'ichoputa ebe a. Ndewo nnuoooo.
Dream Nno
Ka o diri gi na mma
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by oluchiokechi(f): 6:33am On Nov 02, 2013
Umu Igbo udo diri anyi nile! Egbe bere Ugo bere nke si ibe ya ebela ya gosi ya ebe O ga-ebe.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:39am On Nov 02, 2013
oluchiokechi: Umu Igbo udo diri anyi nile! Egbe bere Ugo bere nke si ibe ya ebela nku kwaa ya.

Mbanu Oluchi, O ga-egosi ya ebe O ga-abe ka ma nku ga-akwa ya
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by oluchiokechi(f): 11:05pm On Nov 02, 2013
[quote
author=agabaI23]

Mbanu Oluchi, O ga-egosi ya ebe O ga-abe ka ma nku ga-akwa ya[/quote]
Oo! Agaba udo diri gi. Ndezi ya ...Ya gosi ya ebe o ga-ebe. Nku akwala ya oo!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 11:11pm On Nov 02, 2013
oluchiokechi: Oo! Agaba udo diri gi. Ya gosi ya ebe o ga-ebe. Nku akwala ya oo!
Iseeeeeeeeee

Dirikwara gi ooo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nickz(m): 8:28am On Nov 03, 2013
shocked shocked some peoples ibo conk oh grin having serious problems here embarassed
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 8:35am On Nov 03, 2013
kowaturunum ihe ' uwa wu popo' putara. aghotachaghi m okwu ahu though i use it in sentence.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Dreamsinbc(f): 1:44pm On Nov 03, 2013
ATMC: kowaturunum ihe ' uwa wu popo' putara. aghotachaghi m okwu ahu though i use it in sentence.

Life is fragile.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 4:02pm On Nov 03, 2013
Dreamsinbc:

Life is fragile.
okayyyy
i thought it meant small and circle
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:47pm On Nov 03, 2013
Ihe mega nga a cheesy Agaba na Tosh e werela onodu no leave no transfer cheesy

Obara uru. Asa obula dabara n'way Agaba ma obu Tosh marakwa na o jirila aka ya mme onwe ya Okuko december. Ha dorisie gi,ha enye gi fake check,daba plane fela back to base into the waiting arms of Felimbobo cheesy

Uwa ntoooooooooooooooooooo! ekwensu nyoooooooo. Ify emeriela ihe ojo nile cheesy

Skimpychk,nwanyo kwa.Zere Tosh. Oluchiokechi,nke a Agaba n'eso gi n'ike n'ike, zere oku cheesy Dreams ndewo. Kreami ada mazi,ka nka.
Chei,unu nweta ebe m huru Achi eeh. cry Nke Achi agwula. Unu amakwa na Achi na born2fuck na a-compare notes uno lekwa ntu? Achi nna efugo final cry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:51pm On Nov 03, 2013
odumchi:





Ndeewo nu o! Unu emeela. Ify, ndi enyi m ga-emere m nmenme na #6 Imeala street na Owere na Saturday a na-abia. Bia soro any na irima na ińuruma. grin
I digo legal?
A choro m inye gi the best birthday gift. M ga-ebiri Felimbobo from Tosh na Agaba butere gi. Nani otu ubochi. cheesy

Happy sunday and new week @ nmadu dum. smiley
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by jmoore(m): 7:43pm On Nov 03, 2013
Dalu kwa nu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:58pm On Nov 03, 2013
Ify, Ify eee

Ugboro ole ka m kporo gi?

Lekwantu feli bu nani Toshi nwe eri oge. Aka m adighi ya.
Tosh nyere Dafur, Fromotu na nwa-uwa nomba feli. nani bu onye na-akpoghi Feli.
Dafur jere okwuliteghi ugwo, okuliteghikwanu nkwa ka Feli were die. Feli kpooro ya ndi ekperima ka ha dulaga muo. Ma dafur mere escapewith tommy injury nke o na-agwa anyi maka ya.
Nwa uwa na from otu mara how far. Adighi m eme ndi lekwantu London. I hugonu. Ify ka m doo gi anya
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 8:23am On Nov 04, 2013
UMU IGBO MMA MMA NU EKENE MU UNU ABUM NWA AJALLI DI NA OKPURU ORUMBA NORTH LGA ANAMBRA ORU UNU NA ARU DI MU MMA NA OBI
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 8:44am On Nov 04, 2013
Dream ndewoo ya diri gi na mma. Hia unu na emem nno ihe ochi, achigidelam ehh ike adighizi kwaM ozo. Umunne were nu ya gaba. Ndi igbo eji eje mba. Mana cherekwa kam juo ofu ajuju unu ewekwala iwe o grin. Gini ka tosh mere ify? Ozokwa agaba kedu ihe mere iji eso oluchiokechi n' ike n'ike loL. @tosh anurum na asa obula dabara gi n'aka awurula okuko december biko kowaturum. Iga egbuya egbu ka iga akpa ya akpa cheesy cheesy.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:46am On Nov 04, 2013
skimpychick: Dream ndewoo ya diri gi na mma. Hia unu na emem nno ihe ochi, achigidelam ehh ike adighizi kwaM ozo. Umunne were nu ya gaba. Ndi igbo eji eje mba. Mana cherekwa kam juo ofu ajuju unu ewekwala iwe o grin. Gini ka tosh mere ify? Ozokwa agaba kedu ihe mere iji eso oluchiokechi n' ike n'ike loL. @tosh anurum na asa obula dabara gi n'aka awurula okuko december biko kowaturum. Iga egbuya egbu ka iga akpa ya akpa cheesy cheesy.

O ka mma ka i detu ya ire. Daba Tosh n'aka, I bia kooro anyi akuko. Ify adabago puta wee koo akuko nke ya.

Maka Oluchiokechi? Ano m eso Oluchi nike nike, abu m homo? Oluchi bu nwoke biko.
A nabatara m ya ka ezigbo nwanne. Lekwanu ndi obi akpo?

Skimpy nne how far? Bia tiwara aki oyibo nsugbe ka m mara ka weekend gi siri gaa wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by oluchiokechi(f): 8:41pm On Nov 04, 2013
Igbo ekeele m. Ifyalways nwanne imeela mana Agaba kwuziri ihe m na-ekwuteghi.

(1) (2) (3) ... (181) (182) (183) (184) (185) (186) (187) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 31
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.