Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,158,275 members, 7,836,238 topics. Date: Wednesday, 22 May 2024 at 12:14 AM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (191) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (293987 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (188) (189) (190) (191) (192) (193) (194) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 11:44am On Dec 03, 2013
Daalu nu umunne na umunna grin. @kreami nwamama anurozi kwam ihe obula from ur side. Sendi zianu nomba k'anyi mara ihe aga eme. Inwere ike deetuo ya ebea maka na onwere ike buru na ndi ozo choro ya.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:20pm On Dec 03, 2013
Dreams ina eme cake? Kedu ebe i no? Birthday m na ha eru nso,e nwere m ike i zu cake-i gi kama a mabeghi m ebe ikuku ga ebuje m sef. undecided

Umu Igbo kedu nke na-eme nu? Skimpy onye okike number. lol
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Dreamsinbc(f): 5:35pm On Dec 03, 2013
Ify, ano m Abuja. A na m esikwu nni, mana oburo nni ora. O just for a maximum of 30 people. A na m edekwu maka nni di mma na aru na http://thefruitfulkitchen.

Nke a wu correct advert grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 10:31pm On Dec 03, 2013
page190smiley
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 10:33pm On Dec 03, 2013
kedu ife o digi ka obu reason e ji akpo for.ni.cation ikwa iko n'asusu igbo? onye zata ya, i will give the person...
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 10:43pm On Dec 03, 2013
ATMC: kedu ife o digi ka obu reason e ji akpo for.ni.cation ikwa iko n'asusu igbo? onye zata ya, i will give the person...
I were obo aka gi na-ekpuchi onu iko dika I na-aku nkwa, O nwere mkpotu O na-eme na-ada pom pom

O buru I na-aku nwanyi nkwa ofuma, uda ya na-ada pom pom.

Ndi igbo wee kpoo ya , ikwa iko grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 7:22am On Dec 04, 2013
agabaI23:
I were obo aka gi na-ekpuchi onu iko dika I na-aku nkwa, O nwere mkpotu O na-eme na-ada pom pom

O buru I na-aku nwanyi nkwa ofuma, uda ya na-ada pom pom.

Ndi igbo wee kpoo ya , ikwa iko grin grin grin
lol@pom pom...
anyway, somebody azara m ya bu ajuju. ife ana-akpo umunwoke na umu nwanyi bu ndi ikom na ndi inyom. Ya mere, o bu a direct translation of a man 'pushing'...an ikom pushing in...ikom ikwa inyom hence the name ikwa ikom...ikwa iko...oya say me thank you for the lecturesmileysmiley
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:30am On Dec 04, 2013
ATMC: lol@pom pom...
anyway, somebody azara m ya bu ajuju. ife ana-akpo umunwoke na umu nwanyi bu ndi ikom na ndi inyom. Ya mere, o bu a direct translation of a man 'pushing'...an ikom pushing in...ikom ikwa inyom hence the name ikwa ikom...ikwa iko...oya say me thank you for the lecturesmileysmiley
Una dey push when una dey do? me I no dey push. I no gree for that explanation. Ihe oputaranu bu na nani inyo m na-akwa iko.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 3:31pm On Dec 04, 2013
agabaI23:
Una dey push when una dey do? me I no dey push. I no gree for that explanation. Ihe oputaranu bu na nani inyo m na-akwa iko.
mgbe a, nani inyom na ikom na-akwa iko. but now ikom na ikom kwaga the thing...it still does not deny the origin of the name 'inyom ikwa ikom' lol
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by chimimi(f): 11:13am On Dec 05, 2013
.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 11:26am On Dec 05, 2013
Ikom na inyom cheesy smiley. Kitaa buzikwa inyom na inyom, ikom na ikom owee puta akwam cup grin grin. Agaba u like ikwa cup ehh no be small. Kedu ebe tosh no?, tosh, tosh eeeee cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 8:08am On Dec 06, 2013
skimpy! agaba!! tosh!!!

ana m ele unu wit corner-eye ooo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 12:30pm On Dec 06, 2013
skimpychick: Ikom na inyom cheesy smiley. Kitaa buzikwa inyom na inyom, ikom na ikom owee puta akwam cup grin grin. Agaba u like ikwa cup ehh no be small. Kedu ebe tosh no?, tosh, tosh eeeee cool
Skimpy O na-ato gi ilu? wink angry

kreami diva: skimpy! agaba!! tosh!!!

ana m ele unu wit corner-eye ooo
Kreami panti nne ee, m gwagi otu o siri di now, I were ego niile I natara sendi my account sharpish no jokes grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:12pm On Dec 06, 2013
Agaba owu a na-asa gi ? Bia biri ego na ulo aku Ify. One thousand to pay back nkwa 10.

Tosh,onye apari okwa o fola gi na eyes? Ugbua ka I chetara ihe e zigara gi mee n'ala bekke. I gbara arabanko for 11 months and think you'll meet up within otu onwa? Hehehe. O ga eme gi voom n'anya.

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:20am On Dec 07, 2013
Ify, o bughidi obere owu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:57pm On Dec 07, 2013
agabaI23: Ify, o bughidi obere owu.
Awww.
Ndo. O di nma owu isa nmadu oge ufodu. cheesy

Feli nwere ike i binye gi ego,yes? cheesy

Ndi Igbo nma nma nu. Weekendi oma nu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:21pm On Dec 07, 2013
Andre Uweh: Abia---ekelem
Anambara---ekelem
Anioma---Ekelem
Ebonyi---ekelem
Enugwu---ekelem
Imo---ekelem
Rivas upland---ekelem
Igbo zuru uwa n'ile--ekelem unu dum.

Nna m, ikwuru ofuma mana I gotahu ofor ofuma,biko gogharia ofor a. Udo diri gi UMUNNE m, kene nri
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 8:10pm On Dec 07, 2013
ifyalways: Awww.
Ndo. O di nma owu isa nmadu oge ufodu. cheesy

Feli nwere ike i binye gi ego,yes? cheesy

Ndi Igbo nma nma nu. Weekendi oma nu.

Ooo! O buzi Feli? Echere m ma isi m bia na ify bank?

Itughariala okwu?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 6:02am On Dec 08, 2013
kreami diva: skimpy! agaba!! tosh!!!

ana m ele unu wit corner-eye ooo

anu m ya, m na agbaghari maka ikwughachi ugwo m birila m jiri taa torotoro thanksgiving day. grin
unu nye m addressi ka m send-iara unu ego obula m jiforo embarassed . . . . anyhow anyhow no matter how small, m tinye ya na envelope o ga erute unu. . .
mgbe obula unu nwetara ya, unu tinye ya na accounti emepere maka nwanne anyi nwayi or unu tinye ya na nke ndi TEHn network

chei, ekeresimesi eruwakwala o . . embarassed

ifyalways: Agaba owu a na-asa gi ? Bia biri ego na ulo aku Ify. One thousand to pay back nkwa 10. shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked

Tosh,onye apari okwa o fola gi na eyes? Ugbua ka I chetara ihe e zigara gi mee n'ala bekke. I gbara arabanko for 11 months and think you'll meet up within otu onwa? Hehehe. O ga eme gi voom n'anya.



https://www.youtube.com/watch?v=_saGaTs45ws
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 6:04am On Dec 08, 2013
tosh...olee way?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 6:07am On Dec 08, 2013
ATMC: tosh...olee way?

m na acho ego m ji adaba strip club now angry
its past midnight. . . oyi di baad
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by scantee(m): 7:30am On Dec 08, 2013
ututu omanu oooooo. ka onye nwe anyi nonyere unu dika anyi na akwado emume ekeresimesi oooo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 7:35am On Dec 08, 2013
toshmann:

m na acho ego m ji adaba strip club now angry
its past midnight. . . oyi di baad
hahahaha chosiwe ya ike...inugo?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 8:08am On Dec 08, 2013
ChinenyeN onyokomita. Otegokwa. Enyozila enyo inu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 10:27am On Dec 08, 2013
'Otele' o putara 'ike'? 'Ugbo/ogbo' o putakwara 'ezi/iro'? O buru ya, unu gwatunu m ndi na-asu ya.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 4:21pm On Dec 08, 2013
Jehovah bu Eze!

English speaking not allowed?

I love this thread.
Kreami pls de drag me come here o!
Bekee don kidnap ur sis for yonder!

I miss home. Home sick sad

Unu anwuchula.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:27pm On Dec 08, 2013
agabaI23:

Ooo! O buzi Feli? Echere m ma isi m bia na ify bank?

Itughariala okwu?
Oh choochi. Okwa ima na nnukwu nyemaka okwu(clause) di n'azu my offer. E chekwa m na obi akaro gi. cheesy
Ego for hand,nkwa for bed. Lol

odumchi: 'Otele' o putara 'ike'? 'Ugbo/ogbo' o putakwara 'ezi/iro'? O buru ya, unu gwatunu m ndi na-asu ya.
Otele bu ike nshi. A maghikwa m ndi na-asu ya kama anula m ya na Anambra na Imo states.


Ugbo = farm . Anambra

Ogbo= ama = playground eg odumchi puta n'ogbo na ndi egwu abiago

Scantee,ya dirikwara gi na nma.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 9:08am On Dec 09, 2013
ifyalways:
Oh choochi. Okwa ima na nnukwu nyemaka okwu(clause) di n'azu my offer. E chekwa m na obi akaro gi. cheesy
Ego for hand,nkwa for bed. Lol


Otele bu ike nshi. A maghikwa m ndi na-asu ya kama anula m ya na Anambra na Imo states.


Ugbo = farm . Anambra

Ogbo= ama = playground eg odumchi puta n'ogbo na ndi egwu abiago

Scantee,ya dirikwara gi na nma.

Ndeewo!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 10:55am On Dec 09, 2013
yellowpawpaw: Jehovah bu Eze!

English speaking not allowed?

I love this thread.
Kreami pls de drag me come here o!
Bekee don kidnap ur sis for yonder!

I miss home. Home sick sad

Unu anwuchula.

nne nno! i notu,i gbabata na threadi a. o nani ebe a ka anyi nwere ike ikwu ihe obula nihi na anyi nile bu otu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 10:58am On Dec 09, 2013
agabaI23: Skimpy O na-ato gi ilu? wink angry


Kreami panti nne ee, m gwagi otu o siri di now, I were ego niile I natara sendi my account sharpish no jokes grin grin

agaba bu nwoke gbara aji n'ob
umu girls elecha anya foo ya aji
anyi ga-efogwara umu girls aji.. .
ugbu a bu oge ifo aji!

foo ha aji
foo ha aji
anyi ga-efogwara umu girls aji
ugbu a bu oge ifo aji!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 7:28pm On Dec 09, 2013
agabaI23: ChinenyeN onyokomita. Otegokwa. Enyozila enyo inu.
Eziokwu, Agaba o noola. Ihu ihe unu na-ede ebea na-amasi m. O'u ya mere m jiri nyoo enyo. Mana ugbua i mere ka m dee ihe na threadia, aga m eji oherea kelere unu.

Unu kaa nka.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Adonis4u: 9:46pm On Dec 09, 2013
Hi sir, I need your advice and I've sent you a PM please acknowledge.


scantee: ututu omanu oooooo. ka onye nwe anyi nonyere unu dika anyi na akwado emume ekeresimesi oooo

(1) (2) (3) ... (188) (189) (190) (191) (192) (193) (194) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 33
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.