Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,158,171 members, 7,835,915 topics. Date: Tuesday, 21 May 2024 at 05:27 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (192) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (293971 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (189) (190) (191) (192) (193) (194) (195) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:50pm On Dec 09, 2013
kreami diva:

agaba bu nwoke gbara aji n'ob
umu girls elecha anya foo ya aji
anyi ga-efogwara umu girls aji.. .
ugbu a bu oge ifo aji!

foo ha aji
foo ha aji
anyi ga-efogwara umu girls aji
ugbu a bu oge ifo aji!

LOL
Bia Kreami i gara akwukwo na Onicha? A nam enyo gi enyo ugbu a. Anyi nwere version anyi na-aguru otu onye nkuzi anyi na sec. sch na a-like ikpu anyi isi(barb our hair). Ulo akwukwo anyi a naghi ekwe anyi kpa isi kama anyi na akpu either punk or odo-n'iru-odo-n'azu although school law says pure low cut,no style.
This woman go carry her scissors level the punk then destroy your hair by barbing it anyhow. So anyi na aguru ya egwu a. grin
Mrs . . . bu nwanyi gbara aji n'obi
Di ya lecha anya kpuo ya aji
O jiri iwe na-akpu babes ado isi
Everyday o na-akpu anyi isi

kpuo m isi o,kpuo m isi
aunti nyara akpa kpuo m isi
cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 12:40am On Dec 10, 2013
ifyalways:

LOL
Bia Kreami i gara akwukwo na Onicha? A nam enyo gi enyo ugbu a. Anyi nwere version anyi na-aguru otu onye nkuzi anyi na sec. sch na a-like ikpu anyi isi(barb our hair). Ulo akwukwo anyi a naghi ekwe anyi kpa isi kama anyi na akpu either punk or odo-n'iru-odo-n'azu although school law says pure low cut,no style.
This woman go carry her scissors level the punk then destroy your hair by barbing it anyhow. So anyi na aguru ya egwu a. grin
Mrs . . . bu nwanyi gbara aji n'obi
Di ya lecha anya kpuo ya aji
O jiri iwe na-akpu babes ado isi
Everyday o na-akpu anyi isi

kpuo m isi o,kpuo m isi
aunti nyara akpa kpuo m isi
cheesy

ify i wu nnoo agboro grin . . . . . but a-like-iri m gi o cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:18pm On Dec 13, 2013
toshmann:

ify i wu nnoo agboro grin . . . . . but a-like-iri m gi o cheesy
kee oge anyi ga-aku nkwa ?
Ify e nweghi time love na like. Let's kuo nkwa. EOD cheesy

Threadia ajuola oyi. Umunna trying to "meet-up" . Lol afo agwula.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 7:22pm On Dec 13, 2013
ifyalways:

LOL
Bia Kreami i gara akwukwo na Onicha? A nam enyo gi enyo ugbu a. Anyi nwere version anyi na-aguru otu onye nkuzi anyi na sec. sch na a-like ikpu anyi isi(barb our hair). Ulo akwukwo anyi a naghi ekwe anyi kpa isi kama anyi na akpu either punk or odo-n'iru-odo-n'azu although school law says pure low cut,no style.
This woman go carry her scissors level the punk then destroy your hair by barbing it anyhow. So anyi na aguru ya egwu a. grin
Mrs . . . bu nwanyi gbara aji n'obi
Di ya lecha anya kpuo ya aji
O jiri iwe na-akpu babes ado isi
Everyday o na-akpu anyi isi

kpuo m isi o,kpuo m isi
aunti nyara akpa kpuo m isi
cheesy
Ifynkwa, iguu n'Ado?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:03am On Dec 14, 2013
ifyalways:
Threadia ajuola oyi. Umunna trying to "meet-up" . Lol afo agwula.
grin grin grin
Nnaa e, afo agwula o, unu ahula ihe m mere onwe m grin , as I de now kemgbe m ji kwuchaa bills na anaghi agwu agwu, na one of my friends de sustain me now as per nri grin
C'mon flight money to enter Ohio ga soro ibem mee family reunion/ Xmas I no get. Agazi m asi mpa m send-iara m ego from owerri? grin like play like play agbaala m ekeresimesi na New York o undecided ha


Kee oge anyi ga-aku nkwa ?
Ify e nweghi time love na like. Let's kuo nkwa. EOD cheesy

Ike ona agwukwadi gi? angry
odika I notice-beghi na umuboys agbarala gi oso grin

Ifynkwa cheesy. Mana still a-like-ikwara m gi wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 10:29am On Dec 14, 2013
Ehe, kedu ebe ha no.?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 12:51pm On Dec 14, 2013
toshmann:
grin grin grin
Nnaa e, afo agwula o, unu ahula ihe m mere onwe m grin , as I de now kemgbe m ji kwuchaa bills na anaghi agwu agwu, na one of my friends de sustain me now as per nri grin
C'mon flight money to enter Ohio ga soro ibem mee family reunion/ Xmas I no get. Agazi m asi mpa m send-iara m ego from owerri? grin like play like play agbaala m ekeresimesi na New York o undecided ha



Ike ona agwukwadi gi? angry
odika I notice-beghi na umuboys agbarala gi oso grin

Ifynkwa cheesy. Mana still a-like-ikwara m gi wink
Hehehe.
In other words,owu jikwa gi? Ngwa gi na Agaba zitere m acct numbers unu,Ify ga etinyere unu something kama under one condition. Ify choro nkwa bad bad. Uguru di.
50 = otu nsusu
100 = sharp sharp nkwa
150 = nkwa na nsusu with touching body
200= ihe nile. cheesy

ATM,yes,a guru m na Ado.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:24pm On Dec 14, 2013
Maria-Goretti:
Ehe, kedu ebe ha no.?

Pretty Goretti m, how body kiss
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 5:05pm On Dec 14, 2013
ifyalways: Hehehe.
In other words,owu jikwa gi? Nkwa gi na Agaba zitere m acct numbers unu,Ify ga etinyere unu something kama under one condition.
50 = otu nsusu
100 = sharp sharp nkwa
150 = nkwa na nsusu with touching body
200= ihe nile. cheesy

ATM,yes,a guru m na Ado.
I di ezigbo funny...Inye umu boys 200 for life niile bu imebi fa. O ka mma ka inye ha 100 for every every, that way u keep them on their toes#my echiche though
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 5:30pm On Dec 14, 2013
toshmann:

Pretty Goretti m, how body kiss
Adim ok o.
ahuga aka olu gi......jisike inugo?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:20pm On Dec 14, 2013
Ify, ego ndi ahu pere mpe.

Welite ya ma i choo ezigbo nkwa. O ihe Tosh siri m gwa gi grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by geni(f): 8:40pm On Dec 14, 2013
Maria-Goretti:
Ehe, kedu ebe ha no.?
Biko nwanne m nta ibu onye ebe?E nwere Maria-goretti mu na acho.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 8:52pm On Dec 14, 2013
geni: Biko nwanne m nta ibu onye ebe?E nwere Maria-goretti mu na acho.
Ewooo.
Abu m onye Ifitedunu nke di na Dunukaofia LGA na Anambra state.

biko o winuru lottery?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:12pm On Dec 15, 2013
agabaI23: Ify, ego ndi ahu pere mpe.

Welite ya ma i choo ezigbo nkwa. O ihe Tosh siri m gwa gi grin grin
Hahaha

Agaba abiakwa. A gam ewelite aka oge m huru quality nkwa. cheesy I jiri obi dimkpa kuo m ngwa, a ga m eji obi oma dee check.

Happy sunday nmadu dum
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 6:55pm On Dec 16, 2013
ify agboro!

nne biko o nwere ndi NL i ma bi na owerri?

Biko nyetu m akara ekwe nti gi ka m kpoo gi. Sendia ya na mail. Odi mkpa.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ngwakwe: 7:19pm On Dec 16, 2013
I nwere ozi?

kreami diva: ify agboro!

nne biko o nwere ndi NL i ma bi na owerri?

Biko nyetu m akara ekwe nti gi ka m kpoo gi. Sendia ya na mail. Odi mkpa.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:01pm On Dec 16, 2013
kreami diva: ify agboro!

nne biko o nwere ndi NL i ma bi na owerri?

Biko nyetu m akara ekwe nti gi ka m kpoo gi. Sendia ya na mail. Odi mkpa.
E bi m na owerri cool
Iga fee tetlow road, puta ahia ekeonunwa, Uzo ebe old stadium, I ga ahu ulo m, batawa bia juo m ajuju obula ichoro. but Biko branch-ia na chemist ahu nu na tetlow, zuta condom ano, before gi bata ulo m cool

agabaI23: Ify, ego ndi ahu pere mpe.

Welite ya ma i choo ezigbo nkwa. O ihe Tosh siri m gwa gi grin grin

Enyi a, ya wuru na Ify na Agu gi, gi kaa Obi ka Nwoke gakwuru ya, akpozila m aha angry
O gini di sef? angry.

I si na iwu nwoke, Kaa Obi lakpuo n'ulo Ify n'abali taa, Ify gberie gi ukwu taa gi Mara na uguru na atu oyi grin

Ify lekwe faketan o, jirikwa nwayo n'elu ya grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 11:31pm On Dec 16, 2013
Tosh chei,
Imakwanu na ejighi.ogologo amu amaja agadi nwanyi. Biko ebuolam nke kpachiri akpachi ma nke bu express. Ugwu muta mgbaji ukwu agadi nwanyi amuta agakata akwuru. cool

Tosh igonaria m ozo agaghi ezi ozi iziri ma nke isi zie mpa gi. A ga m agwa ya ihe iji ego gi.na-eme na obodo Obama grin cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Dannylux: 12:13am On Dec 17, 2013
Ndewo Umunnem grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 7:55am On Dec 17, 2013
Ngwakwe: I nwere ozi?


Eh. O nwere ozi di nkpa anyi choro idunye onye obula nwere efe. M ga ezitere gi pm.ka anyi kwuo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 7:59am On Dec 17, 2013
[quote
author=toshmann]
E bi m na owerri cool
Iga fee tetlow road, puta ahia ekeonunwa, Uzo ebe old stadium, I ga ahu
ulo m, batawa bia juo m ajuju obula ichoro. but Biko branch-ia na
chemist ahu nu na tetlow, zuta condom ano, before gi bata ulo m cool
[/quote]

Kai tosh! Smh! grin grin anaghi m eji okpu nna bu enyi o. aga m abia na ulo gi mana agaghi m eji okpu nna bu enyi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ngwakwe: 8:47am On Dec 17, 2013
Nsogbu adighi


kreami diva:

Eh. O nwere ozi di nkpa anyi choro idunye onye obula nwere efe. M ga ezitere gi pm.ka anyi kwuo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by hurricaneChris: 9:41am On Dec 17, 2013
Lwkmh. The funniest thread. :=)

Ehm ehm, kedu onye huru nwada a ana-akpa....

Chere ka m cheta aha ya.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by woky: 12:00pm On Dec 17, 2013
hurricaneChris: Lwkmh. The funniest thread. :=)

Ehm ehm, kedu onye huru nwada a ana-akpa....

Chere ka m cheta aha ya.
nwanne, why u no dy visit the Catholic thread naa


Anyi odizikwa na nma


Ogini na ese
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:46pm On Dec 17, 2013
kreami diva: ify agboro!

nne biko o nwere ndi NL i ma bi na owerri?

Biko nyetu m akara ekwe nti gi ka m kpoo gi. Sendia ya na mail. Odi mkpa.
Asha,wislet na Freecocoa(temporal) bi na Owerre.

Agaba na tosh,so nani onu ka unu nwere? Offer m mere kemgbe otu izu uka ka dikwa open. Nkwa for bed,ego for hand cheesy

Danny,hurricane,Woky,Ngwakwe, ekeresimesi oma nu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Lilimax(f): 2:53pm On Dec 17, 2013
ifyalways:
Asha,wislet na Freecocoa(temporal) bi na Owerre.

Agaba na tosh,so nani onu ka unu nwere? Offer m mere kemgbe otu izu uka ka dikwa open. Nkwa for bed,ego for hand cheesy

Danny,hurricane,Woky,Ngwakwe, ekeresimesi oma nu.
Ify, inweghi nsogbu!
A huru m na emume ekeresimesi nke afo a is already activated.
Have fun jare smiley
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 4:34pm On Dec 17, 2013
ifyalways:
Asha,wislet na Freecocoa(temporal) bi na Owerre.


Imeela nwanne mmadu!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ngwakwe: 5:44pm On Dec 17, 2013
@Ify na Ndigbo ihe n'adi nma

Ya diri unu na ezi-na-ulo unu nile n'nma na-oge Ekeresimesi-a.

Olile anya onye obula g'abia na nmezu tupu afo a agwu.

Anii m

ifyalways:
Asha,wislet na Freecocoa(temporal) bi na Owerre.

Agaba na tosh,so nani onu ka unu nwere? Offer m mere kemgbe otu izu uka ka dikwa open. Nkwa for bed,ego for hand cheesy

Danny,hurricane,Woky,Ngwakwe, ekeresimesi oma nu.

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 6:35pm On Dec 17, 2013
ifyalways:
Tosh, Asha,wislet na Freecocoa(temporal) bi na Owerre.

Agwala m ya address m already. cool


Agaba na tosh,so nani onu ka unu nwere? Offer m mere kemgbe otu izu uka ka dikwa open. Nkwa for bed,ego for hand cheesy

shocked agbafuola m here Biko, before Ify ejide m here mee ife m na agaghi echefu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 6:49pm On Dec 17, 2013
Lilimax: Ify, inweghi nsogbu!
A huru m na emume ekeresimesi nke afo a is already activated.
Have fun jare smiley
O nani Ify ka ihuru here? Umuazi ugbua amarozi etuy esi ekele ndi toro ha.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 10:18pm On Dec 17, 2013
Umu igbo mma mma nu. Ama m na onye obula no nke oma. Chineke goziri anyi nile site na january ruo na onwa december. Ekene diri jehova onye nwe mmadu. Ify keduzi ihe mere tosh na agaba ji agbara gi oso nkwa cheesy cheesy, upon ego niile wey u promise them. Agaba na tosh, O bu na barber amaghi akpu isi k'obu na scizors adighi nko. Agaba so ibi na owerri. M ga achota gi na ulo na ekeresimesia grin. Ujo atukwala gi m ga egote bulletproof bia. Agbakwala oso grin chere m na 28th.

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 11:43pm On Dec 17, 2013
skimpychick: Umu igbo mma mma nu. Ama m na onye obula no nke oma. Chineke goziri anyi nile site na january ruo na onwa december. Ekene diri jehova onye nwe mmadu. Ify keduzi ihe mere tosh na agaba ji agbara gi oso nkwa cheesy cheesy, upon ego niile wey u promise them. Agaba na tosh, O bu na barber amaghi akpu isi k'obu na scizors adighi nko. Agaba so ibi na owerri. M ga achota gi na ulo na ekeresimesia grin. Ujo atukwala gi m ga egotye bulletproof bia. Agbakwala oso grin chere m na 28th.
Ya buruha na I ga-abia nani gi, nsogbu adighi. Kedu udi mmanya i na-anu? Hene ka o bu jack? I na-anu otobiriri ka o bu alomo? Nke mbochi ahu bu anuchaa eyipu panti. Buru bia wink
Maka Ify,O dighi oso m gbaga. Ify di aka ike. Kedu nke nkwa over night mà a nara N150? O buru na o choro charity work o kwuo, onye choro oru Ebere e je ruo. Gbo skimpy, ana m así así wink

(1) (2) (3) ... (189) (190) (191) (192) (193) (194) (195) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

Viewing this topic: 1 guest(s)

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 51
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.