Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,152,468 members, 7,816,095 topics. Date: Friday, 03 May 2024 at 04:40 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills (276927 Views)
Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) / Yorubás come show your proverbs skills (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (75) (76) (77) (78) (79) (80) (81) ... (101) (Reply) (Go Down)
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 11:04am On Oct 23, 2009 |
throttler: Chei!!! Obara Jesus!!! throttler i na acho ikowa na n'ime abali di na nwunye kwesiri iraru ura, kama ha zuba siki 1, siki 2? Gini na egbochikwanu ha izu yabu siki na ehihe? @Ify Eme nwata ka emere ibe ya, obi adi ya nma. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by throttler(f): 12:32pm On Oct 23, 2009 |
youngies:imaghi na izu okwe di na nwunye anaghi adi nma na~ehihie? obu maka umu aka. umu aka ga amuta izu okwe osiso . |
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 2:12pm On Oct 23, 2009 |
throttler:Jehova napu ekwensu ike!!! Ify ina egerekwa? throttler nne, biko kowala m udiri okwe bu ihe di na nwunye na azu? |
Re: Igbos come show your proverbs skills by throttler(f): 3:37pm On Oct 23, 2009 |
youngieeeeeeesssssssssssssssssssssiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii nkowara gi udi okwe ha na~azu, i gasi mu luoro gi nwanyi ka ime experimenti, nluchara gi nwanyi, i gasi mu kowara gi ka gina ya ga~esi zuo okwe. ebe imaghi okwe di na nwunye, dat means obu mu na emebi gi, which boils down to umu aka imuta izu okwe osiso |
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 5:47pm On Oct 23, 2009 |
throttler:Onweghi mgbe anaghi azu okwe mgbe o bula john thomas kporo mada ga aza ya oku. akwara amaghi maka umu aka. umu aka nwere ebe ha na ano n'ele katoon |
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 5:50pm On Oct 23, 2009 |
youngies: I ga adi suprise ihe children ugbu a ma imaghi ya half |
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 7:21pm On Oct 23, 2009 |
Eze mbe si na ihe olu oha di nma mana oriri oha n'aka ahu The tortoise said that many hands at work is enjoyable but many mouth to feed can be hard It is not easy to feed many people Weekend oma |
Re: Igbos come show your proverbs skills by throttler(f): 10:23am On Oct 24, 2009 |
rubi: dat is for ndi na~azu okwe nwayo~ly. ndi n'amaghi azu okwe quietly kwanu. umuaka these days nwere decoder n'isi ha, if pop n mum disappear, they start sniffing about. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 12:47pm On Oct 26, 2009 |
rubi: rubi nne, ihe izu okwe a confuse ga m before now, ugbua ka m nghotara na obu ime ihe aruru ala ka unu na ekwu throttler: throttle ihe i kwuru bu ihe mere eme. Ndi dika anyi na agba ukwu n'aja mgbe ha biga okwe adighikwa mma izu yabu okwe na ehihe na ebe umu aka no Ma obu ndi dika Ify na eti so so mkpu kwesiri i bu nani n'ime ndeli ka ekwesiri ibi ha okwe Amaghi ihe sokariri ibi okwe |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 4:48pm On Oct 26, 2009 |
Haha. Unu jikwa iwe na azu d okwe na weekendia,izu legal okwe na ato uto,ndi dika Youngies na azu illegal and stolen okwe. . . o nweghi uru ma o bu uto dina ya.Youngies take note Throttler na rubi @Topic,A gbacha egwu,o na na ukwu. Beta anu,beta anu bu na ahu nama. For every action,there is equal and opposite reaction. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 6:43pm On Oct 26, 2009 |
youngies: hahahaha!!!!!!! ka m were ujo kwere Ify |
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 6:48pm On Oct 26, 2009 |
ifyalways: Ify i rere ere rubi:Amaghi m dika onye okwu asi |
Re: Igbos come show your proverbs skills by throttler(f): 11:51am On Oct 27, 2009 |
so youngies na azu ilegal okwe , ekwela ka onye nwe okwe jide gi o. btw, biko zuforo onye nwe okwe, ka ohu okwe ya ga aza oge nwanyi ga alu ya. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 3:15pm On Oct 27, 2009 |
There is no proof anywhere na m zuga illegal okwe In short aha baptism m bu Virginia Odinkemere O Ify bu Kezaya Olaniyi Olatoto @throttler Biko gwam obu na okwe anaghi adi gi nma? |
Re: Igbos come show your proverbs skills by throttler(f): 4:18pm On Oct 28, 2009 |
youngiessssssssssss azukatara mu okwe zuta 3 babies . so, izu okwe is 3 times sweets for me. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by jaybee3(m): 4:20pm On Oct 28, 2009 |
kedu |
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 8:03am On Oct 29, 2009 |
Ndi bekanyi (Our people) which dialect is this? Here are few examples I heard recently Mbe na mbe zukoo ahia, uru anaghi adi ya There is no profit in a deal between two tortoises Onye na-agbara ndi mmoo ogu, isi na-abu ya aja aja S/He who fights for/defends spirits, his or her head is full of sand (sports sand in his/her hair) Oju ora be mmoo ga-eji anya ya hu S/He that is asking after the dead shall see with his eyes Deep proverbs, especially the second one, if you don't understand, ask the elders around you! Udo ka mma. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by throttler(f): 11:15am On Oct 30, 2009 |
onye atuuru ilu kowaara ya, ego eji luo nne ya furu ef [/color] the person that hears a proverb, and asks for the meaning, his mothers bride price is a waste [color=Black]i sooo dont agree with this ilu atalllll |
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 11:38am On Nov 03, 2009 |
throttler:THIS!!! Biko jidekwa ka iji Zuru okwe gawa ooo . . . elekwala anya n'azu @topic Ihe nwata amaghi di ka ikpu nne ya What is unfamiliar to a child can be likened to his mother's V |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 7:37pm On Nov 03, 2009 |
echelon:O di m ka ndi side Umuahia. Rubi,throttler Youngies,ozu okwe.kedu? |
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 8:54am On Nov 04, 2009 |
ifyalways: Ify mbakwa!! O throttler bu confirmed ozu okwe |
Re: Igbos come show your proverbs skills by koolchicco: 1:34pm On Nov 04, 2009 |
Igbo nasu n'olu n'olu, mana akwa ukwara oburu ofu. Udo diri unu nile umunne m. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by throttler(f): 4:00pm On Nov 04, 2009 |
youngiesyyyyyyyyyyyyyyyy no let me catch you o, i get cane for your kin borrom. naughty boy like you ifyyyyyy ada ndi oma, elewe ukwu egbuo nama. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by koolchicco: 4:15pm On Nov 04, 2009 |
throttler: Kedu ihe iji esusu nwanyi ibe gi onu Maka why? |
Re: Igbos come show your proverbs skills by throttler(f): 10:53am On Nov 05, 2009 |
koolchicco: chei chico, ihe ahu i na acho, adighi na akpa mu at alllllll ify bu nwa nne mu, obu imaghi? |
Re: Igbos come show your proverbs skills by koolchicco: 1:55pm On Nov 05, 2009 |
throttler: Biko Nwanne m, Ewela iwe. Maka na ogbanwojuru m anya, n'ihi na ina esusu Ify onu. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 2:23pm On Nov 05, 2009 |
koolchicco Tufiakwa!!! Uche gi di very derry Kedu ihe ibu n'obi sef? throttler adighikwa eti okwe with ihe kere isi . . . o bu nani akwara kwu oto na eme ya obi anuri mgbe dum |
Re: Igbos come show your proverbs skills by koolchicco: 3:31pm On Nov 05, 2009 |
youngies: Nwanne m, I na akpa m ochi nukwu!!! |
Re: Igbos come show your proverbs skills by cantell(m): 3:40pm On Nov 05, 2009 |
Ndi ba-anyi ekele m unu. Kedu ka eke si anya anwu? |
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 3:54pm On Nov 05, 2009 |
Were ire guo eze gi onu Count your teeth with your tougue Use your brain and figure it out |
Re: Igbos come show your proverbs skills by throttler(f): 4:49pm On Nov 05, 2009 |
youngies: youngies iji okwu, but all the same i am coming to get you, berra lock your door o! gwa chico na eji gi mu izu okwe egwuri egwu at all, i will never trade izu okwe with akwara kwu oto with ihe na eke isi chico, i bu onye uru |
Re: Igbos come show your proverbs skills by koolchicco: 5:22pm On Nov 05, 2009 |
throttler: Ewoooo!! Amaghikwa m na anam eti aka na tipa (lorry) bu aja. yabu na akwara youggies n'ato gi uto ri nne. Chai!! Ewu atalam igu n'isi. |
(1) (2) (3) ... (75) (76) (77) (78) (79) (80) (81) ... (101) (Reply)
African Weddings From All Over! / Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re / Keggites Members : Introduce Yourself & Ilya
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 41 |