Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,152,442 members, 7,816,013 topics. Date: Thursday, 02 May 2024 at 11:31 PM

Igbos come show your proverbs skills - Culture (80) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills (276896 Views)

Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) / Yorubás come show your proverbs skills (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (77) (78) (79) (80) (81) (82) (83) ... (101) (Reply) (Go Down)

Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 2:55pm On Nov 11, 2009
Time to ask UROI ka okwe gi si ato  tongue

@poster
Onye si na ihe na ato uto, okwue ihe ona ato ka ya
If you claim that something is sweet, you should also tell us what it tastes like
Re: Igbos come show your proverbs skills by throttler(f): 4:03pm On Nov 11, 2009
youngiesyyyyyyyyyyy
ekwekwala ka nwete utali mu. angry
i choro ka oyiri jean rahu ura? cheesy
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 9:18pm On Nov 12, 2009
O bialu be onye abia gbu na ya mgbe o ga ala mkpumkpu apukwana ya n'azu
May one's visitor not constitute a problem so that on his departure he will not leave witha hunchback

@Koolchicco kedu ka isiri tinye dot ndi ahu n'okpuru okwu ndi ahu

1 Like

Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 2:08pm On Nov 16, 2009
throttler:

youngiesyyyyyyyyyyy
ekwekwala ka nwete utali mu. angry
i choro ka oyiri jean rahu ura? cheesy

throttler,
Why ijiri cho ipia m utali?
O bu na akwara UROI adighi atozi gi uto?

@topic
Ihe di woro ogori azuola n'ahia
What was denied the madien by the husband is on sale in the market
Re: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 2:23pm On Nov 18, 2009
Igbo KWENU!
Igbo Mamma nu!!
Igbo Biri nu!!!

Abatakwalam ozo na ogbakoro anyi a. Anam asi, ya diri onye ihu mma, dikwara onye azu mma. Youngies (Eze ilu-Igbo), (beautiful) Rubi, Ifyalways (olaedo) na-kwa ndi ozo mere ka nzuko a kwusie ike, Chukwu gozie inu.

Ma chetakwa na: Ana egbu oji, umu enwe ana enyighari elu (When an iroko tree is being cut down, the monkeys (that reside on it) begin to relocate.

Ndi b'anyi, ndewo nu o!
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 4:59pm On Nov 19, 2009
Mortiple:

Igbo KWENU!
Igbo Mamma nu!!
Igbo Biri nu!!!

Abatakwalam ozo na ogbakoro anyi a. Anam asi, ya diri onye ihu mma, dikwara onye azu mma. Youngies (Eze ilu-Igbo), (beautiful) Rubi kiss kiss, Ifyalways (olaedo) na-kwa ndi ozo mere ka nzuko a kwusie ike, Chukwu gozie inu.

Ma chetakwa na: Ana egbu oji, umu enwe ana enyighari elu (When an iroko tree is being cut down, the monkeys (that reside on it) begin to relocate.

Ndi b'anyi, ndewo nu o!
@ Topic
Ijiji na-enweghi onye ndumodu na-eso ozu ala n'inyi
A fly that has no counselor follows the corpse to the grave
Re: Igbos come show your proverbs skills by fingard02k(m): 8:09pm On Nov 19, 2009
1) Adịghi ekpuchị afọ ime aka.
( pregnancy cant be covered with hands )
2) Ejiro ọnụ etinye azụ na ofe.
( Mouth cant put fish in soup )
3) Ọ bụ ụkwara ka onye ọria ji elota onwe ya.
( caughing is what reminds a sick person that he is still sick )
4) Nriju afọ abụghị ịbupute afọ.
( eating well is not bringing out big belly )
5)  Ụkwụ ọkụkọ zọlụ nwa ya adịghị egbu ya.
( The footmarch of fowl on its chicks cant kill them )
6) Ọ bụ onye ejidalụ na ukwu ose k'ana akpọ onye ori ose.
( Is only the person been caught on pepper plant that is called a pepper thief )
7) Onye ji ịhe nwata wenyịe aka ya elu,aka loba ya ilo o wetue ya.
( Person that raises something that belong to child up,when his/her hands pains him/her he/she will bring it down )
cool Ọ bụ sọ anụ ji ézé alị elu n'ama osisi n'enu inu.
( Its only an animal that uses teeth to climb tree that knows the tree that is bitter )
9) Akabeghi gba mgba asị na nwude emerigo,oluzia ka mgba bidolu añudo (emerie) nwude.
( The wrestling hasnt start they said that nwude has won,but when the wrestling started nwude was defeated )
10) Onye ewu ya n'ebe ka ewu m sị ebe.
( He that his goat cries the same as my goat cries )
11) Ọkụkọ nyụọ arọ,ala achụba ya ọsọ.
( when a chicken messes the ground will chase it )
12) Okenye da nda n'atọ achọba ala.
( When an elder falls down three timers then the cause will be looked for )
13) Sọ okirikiri k'ana agba ukwu ose,adịghị alị ya elu.
( Pepper plant cant be climbed rather walking round it )
14) Oke na ọfịa ngwere na ụlọ.
( Rat in bush,lizard in house )
15) Ọ bụ oke nọ n'ụlọ gwara oke  nọ n'ọfịa na azụ dị n'ụlọ.
( its only the rat that lives in house that told the wild rat that thier is food in the house )
16) Ana aju oke ma ọna ata azụ?.
( Do we ask rat whether it will chop fish? )
17) Onye maalụ asụ sụọ n'ikwe,Onye amaghị asụ sụọ n'ala.
( He that knows how to pound, pound in the mug but he that doesnt know how to pound,pound on the ground )
18) Agwọ tụrụ mbe tụrụ okpokoro.
( A snake that cites a tortoise cites its shell )
19) Ụkwa ruo oge ya ọda.
20) Ọ bụ naanị osisi nụrụ n'aga egbu ya ọkwụrụ.
( Is only a tree that hears that it will be killed and stay )
21) Otu onye sịelu ọha nri ọha erichaa ya mana ọha sịelu otu onya ọma nricha ya.
( If a person cooks for multitude they will finish it but when the multitude cooks for the person he/she cant finish it ) 
22) Onye ara na uche ya yi.
( Mad person and his/her mind follows )
23) Àna esi n'ụlọ amara nma we pụọ na ama.
( Beauty starts from home to outside )
24) Ihere anaghị eme onye ara gba ọtọ kama ọbụ ikwu n'ibe ya ka ihere gana eme.
( A naked mad person is not ashamed of his/her self but his /her kindred is the one that is ashamed )
25) Onye jị mmadu n'ala jikwa onwe ya.
( A person that holds another person on the ground also holds him/her self )
26) Ebube agụ na echekwa agụ
( Pride of lion is what protects it )
27) Nwoke kwesịrị ijide ámụ ya aka ka amịrị we gaa nke ọma.
( A man have to hold his manhood for urine to have direction )
28) Atụrụ mụrụ ebule gba aka nwa.
( Any Ewe that have birth to a ram is childless )
29) Egwu adịghị atụ afọọ obulu uzọ.
( Belly is not afraid to be in front )
30)<my favourite proverb>  Mgbe Nkwere amụtaghị okoroudo Nkwere bi,ha mụta okoroudo Nkwere bilu,Okoroudo nwụọ ma Nkwere bikwalụ.
( When Nkwere didnt born Okoroudo they lived,When they born him (Okoroudo) they also lived and when Okoroudo died they still live )
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 12:58pm On Nov 20, 2009
@Mortiple
Anya gi! cheesy
Kedu ebe i danyere kemgbe?
Anya m jiri hu gi akpokwara m

@topic
Isi na isi ha bu n'onu
Equality of all men is mere lip service undecided
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 3:10pm On Nov 25, 2009
chi jiri eji ga abo abo
When night comes definitely morniing must follow
Every begining has an end
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 4:11pm On Nov 25, 2009
rubi:

chi jiri eji ga abo abo
When night comes definitely morniing must follow
Every begining has an end

True effry begining has an end, but certainly it is not the end of this thread . . . because na

Ihu di nma adighi mma itu mbo
It is not good to pinch a pretty smoooooth face wink

Kedu ebe Ify gara buko?

throttler, rubi, arinze unu ooo
Re: Igbos come show your proverbs skills by clemiss(m): 12:59pm On Nov 28, 2009
who can translate this in igbo? what geos up most come down.
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 6:32pm On Nov 28, 2009
Nne m gwalu m na,

Okenye nwelu onye na-eleta ya anya si na agbulu ha anaghi aka nka  cheesy
An elder that has someone looking after him said that their lineage does not age.

Ndi be anyi kachaanu, Eyaaa!!!
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 9:25pm On Dec 02, 2009
Efe ohuru n'agu ma miri
If you have something new/ meet a new friend the excitement is uncontrollable

@ Ify anuru m ihe mere gi biko accept my sympathy who are we to question God? cry cry sad he undestands every little tip of tears you shed
Re: Igbos come show your proverbs skills by throttler(f): 1:06pm On Dec 03, 2009
ndeewo nu,

rubi, youngiesyyyy, fingard, na ndi n'ile na eme ka onwa threadi na eti

biko kedi ify
rubi, obu gini mere ify?? embarassed
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 2:21pm On Dec 03, 2009
rubi:


@ Ify anuru m ihe mere gi biko accept my sympathy who are we to question God? cry cry sad he undestands every little tip of tears you shed

Jehova napu ekwensu ike!!!
O gini mere Ify, biko? cry

Ify Chineke gba gi ume
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 3:51pm On Dec 03, 2009
youngies:

Jehova napu ekwensu ike!!!
O gini mere Ify, biko? cry

Ify Chineke gba gi ume
throttler:

ndeewo nu,

rubi, youngiesyyyy, fingard, na ndi n'ile na eme ka onwa threadi na eti

biko kedi ify
rubi, obu gini mere ify?? embarassed


ifyalways:

Oge chukwu ka nma,we cant question him.O nwuru na udo,n'ulo ya.Jehovah bu ikem,mu na nnem especially.
Nna Ify nwuru. Ify on behalf of ndi ilu thread anam asi jisie ike onye nwe anyi nonyere gi Amen
Re: Igbos come show your proverbs skills by Rapmoney(m): 4:20pm On Dec 03, 2009
Ndi Igbo si na ujo ekwegi anyi mara agwo kpuru isi, fear does not allow us to know a snake that is blind grin grin grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 1:03pm On Dec 07, 2009
rubi:

Nna Ify nwuru. Ify on behalf of ndi ilu thread anam asi jisie ike onye nwe anyi nonyere gi Amen

Ka Chineke nara mkpuru obi ya n'ndokwa. Amen

Ify, Onye nwanyi gba ndi ezi n'ulo unu ume. Biko kasie nu obi sad

Mu na ndi ezi n'ulo m na elota unu na ekpere.
Re: Igbos come show your proverbs skills by throttler(f): 4:25pm On Dec 07, 2009
ify, ekpere anyi nonyere gi. chineke ga agba si gi ma ndi ulo gi ike. chineke na'abata nna gi. amen.
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 2:33pm On Dec 08, 2009
throttler:

ify, ekpere anyi nonyere gi. chineke ga agba si gi ma ndi ulo gi ike. chineke na'abata nna gi. amen.
O te aka odi njo, emesia oga adi nma
After rain comes sum shine
Re: Igbos come show your proverbs skills by v24m(f): 2:35pm On Dec 08, 2009
Ma emevo ghi oko otile onweghi ike a la. lipsrsealed, the day i heard ds one i just surrendered

simply means, If we don't disgrace the craw craw on the buttocks it will never go or get cured, like when we visit d clinic or even show our buttocks to whoever that chooses to treat.
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 5:36pm On Dec 08, 2009
Rubi,Youngies naThrottler,Dalu nu.O digo nma already maka na O nweghi ihe gbara chukwu gharii. wink
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 11:35pm On Dec 11, 2009
Ifeoma biko kasie obi.
Re: Igbos come show your proverbs skills by grafikdon: 1:16am On Dec 12, 2009
Ochu nwa okuko nwe ada, nwa okuko nwe mwemwe oso.
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 12:16pm On Dec 15, 2009
grafikdon:

Ochu nwa okuko nwe ada, nwa okuko nwe mwemwe oso.
cool Hmmm . . . grafikdon
Nani otu ugboro na afo ka i na abia ebe tu nani otu ilu
Ndi ichie are not happy with you tongue

@topic
Onye kpo oba ya mkpokoro, agbata obi enwere ya kporo ahiha
If you do not show respect/care to your property/plate, the neighbours may use it as a garbage
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 11:40am On Dec 17, 2009
ifyalways:

Rubi,Youngies naThrottler,Dalu nu.O digo nma already maka na O nweghi ihe gbara chukwu gharii. wink

Ify anam ele anya gi na onwa december ooo. . .
Ilobata obodo gi akpoturu m, i nula? cool

@topic
Ihe akochatara na akuku ite na ala na akuku onu
Whatever that is scraped from the side of the pot, always end up by the side of the mouth
Re: Igbos come show your proverbs skills by preselect(m): 10:13pm On Dec 17, 2009
@youngies

aka m nweta gi ebe ify no, i ga ahu ihu m na eji anyu nshi angry
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 11:39am On Dec 18, 2009
pres-elect:

@youngies

aka m nweta gi ebe ify no, i ga ahu ihu m na eji anyu nshi angry

Dafur, odighikwa ihe nzuzo mu na Ify ji
Abukwa onye church, adighi m eme ihe aruru ala

Lekwa otu m, aji adighikwa ya   wink
I hope i got this proverb correct
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 2:21pm On Dec 18, 2009
Echelon dalu.
Youngies onye choochi,lekwa abum,aji adighi ya.
Darfur,Nkem ooooooooooooo kiss kiss NO shaking.
Oga Grafik,deje.
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 4:57pm On Dec 19, 2009
Onye siri nwata jide nkakwu, ya debekwalu ya mmiri o ga-eji wee kwoo aka
He that asks a child to catch "nkakwu" - a smelly rat - should also provide water for washing hands

Ide si na o bu ofo ka o ji awa ala
The flood said it's digging up of the ground is by justice

Ejula si na o bu ile oma ka o ji aga n'uzo

The last one is a bit tricky to translate! Help needed. lol
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 5:12pm On Dec 20, 2009
lol.Echelon,onye zako,o kpocha.Ilu gi na eche gi.Biakwa tapia ya tongue
@Topic,Ejiro kwa ubosi akpo onyeukwa "nne anyi."

Literal: It is not everyday you call a breadfruit seller "our good-hearted mom."

Meaning:Dont expect free things on a daily bases.
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 12:30pm On Dec 21, 2009
ifyalways:

Echelon dalu.
Youngies onye choochi,lekwa abum,aji adighi ya.

Ify, noted.

echelon:


Ejula si na o bu ile oma ka o ji aga n'uzo

The last one is a bit tricky to translate! Help needed. lol


Ejula si na o bu ile oma ka o ji aga n'ogwu
The snail said that it is because of the smoothness/slimeyness of its tongue that it's able to walk on thorns

(1) (2) (3) ... (77) (78) (79) (80) (81) (82) (83) ... (101) (Reply)

African Weddings From All Over! / Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re / Keggites Members : Introduce Yourself & Ilya

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 42
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.