Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,194,573 members, 7,955,114 topics. Date: Saturday, 21 September 2024 at 05:23 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Politics / Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 (5623 Views)
'Yorubanisation, Lagoslisation' In Tinubu's Appointments, Arewa Forum Raises Ala / Engr Musa: Missing MMA Staff Reportedly Found Dead At Lagos Canal (Graphic) / Lekki Toll Gate: Seyi Tinubu, Sunday Dare Exposed By Bank Documents - Peoples Ga (2) (3) (4)
(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (Reply) (Go Down)
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 11:02am On Jul 05, 2020 |
Otu I he mara mma na ebe izura Ala di bu na ego Ala (value) adighi ada ada kama o na arigo kwa Ubochi. |
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 5:10pm On Jul 05, 2020 |
Ima na Lush City Estate di nso na Absu Satelite Campus Abia State Polytechnic permanent Site Obu ihe ndia kpatara Ndi Mmadu ji agbaje ka ha Zuta Ala na Lush City Estate Aba |
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 7:35am On Jul 06, 2020 |
Ututu oma umu Igbo
|
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 7:50am On Jul 06, 2020 |
Ndi be anyi ekelem unu oh Ka ubochi taa fotere anyi ihe oma nyafu nyafu
|
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 5:38pm On Jul 06, 2020 |
Onwebeghi onye gotara Ala na aka anyi na adighi enwe oke onu. Enweghi ihe dika omonille ma man obi ndi nwe Ana na ebe Ala anyi di.
|
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by Arrewa: 5:58pm On Jul 06, 2020 |
IduNaOba:mechie onu!! Onweghi ihe di na Enugu... Enugu joro ezigbo njo... |
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by Arrewa: 6:02pm On Jul 06, 2020 |
Frankdaz9:so Ibu onye akwuzu?? Backward akwuzu... Ihere Adighi eme gi!! Okwa same ginwa na akapri obodo ndi mmadu na nairaland?? Tufiakwa!! Soso ime onu ka unu Mara eme na nairaland... Ndi Igbo kpere azu |
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by Frankdaz9: 6:09pm On Jul 06, 2020 |
Arrewa:onye ara, nkita rachapukwa gi anya ebe ahu! Awkuzu bu nnukwu obodo enwere na anambra state. O bukwa obodo eji eme onu na mba niile. juo Wikipedia maka Awkuzu, o ga akowara gi ya ofuma. ihere megbue gi onye ugwu, soso boko haram ka unu Mara. 1 Like |
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by Arrewa: 6:11pm On Jul 06, 2020 |
Frankdaz9:mechie onu!! Onye iberibe! Akwuzu bu ime obodo... Akwuzu SARS ebe ndi government na agbagbu ndi ipob |
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by Frankdaz9: 6:16pm On Jul 06, 2020 |
Arrewa:ibu nnoo onye nzuzu, Awkuzu SARS bu ebe ana agbagbu ndi ori na ndi Fulani herdsmen. |
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by Arrewa: 7:25pm On Jul 06, 2020 |
Frankdaz9:Ga juo ese ofuma... Ndi ipob na ndi massob miscreants ka ana agbagbu na akwuzu |
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by Frankdaz9: 7:52pm On Jul 06, 2020 |
Arrewa:ooo ka odi ubochi aka ga akpara gi bu onye Fulani herdsmen, ubochi ahu ka I ga awota n'ezie ihe ana-eme n' Awkuzu SARS. |
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 8:21am On Jul 07, 2020 |
Arrewa:Nwanne Mmadu ma Enugu, ma Anambra, Abia, Imo na Abia ha nille mara mma. Anyi but ofu Ife, Biko kanyi kwusi nkewa a, ka anyi nille gbako aka wee Mee Ala Igbo ka oma mma. Udo diri gi |
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 6:06pm On Jul 07, 2020 |
Anyi na enyekwa aka ruoru ndi mmadu Ulo na ebe obula ha choro ya
|
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 10:01am On Jul 08, 2020 |
Ndi oru na aru Uzo mbata na otu Estate anyi di na Lagos
|
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 10:37pm On Jul 08, 2020 |
Oru na aga na Estate anyi nille no na Nigeria
|
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 6:47pm On Jul 10, 2020 |
Umu Igbo ibem ndewo nu Ka Chukwu gozie anyi nille Obum bu Mazi Emmanuel Oru mu bu interested gi aka, ma gbazikwara gi otu I ga esi egota ala na Ala Igbo ma obu ebe ndi oso na Obodo anyi but Nigeria na enweghi nsogbu obula 1 Like |
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by IduNaOba: 10:49pm On Jul 10, 2020 |
Arrewa:Onye ihurihu Lekwa ezigbo otomboriko |
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by Mentcee(m): 12:26am On Jul 11, 2020 |
landforeast: You'll go far. Adim impressed. Jisie ike Konseptua iji agaghi agho gi afia |
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 12:28am On Jul 11, 2020 |
Mentcee:Dalu Nwanne Mmadu Ka Chukwu gozie hi nke ukwu |
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 12:30am On Jul 11, 2020 |
Mentcee:Obi bum anuri na okwu nkasi Obi gi a Chukwu Gozie hi nke ukwu |
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 11:55am On Jul 13, 2020 |
Igbo ndi nwe Mmadu, ekelem unu Ekelem ndi Igbo nille no na mba ofesi, elelem ndi Igbo no na Lagos, Abuja, Kano, Kaduna, Ndi Igbo no na Ala Igbo na ebe di iche iche na Obodo anyi Nigeria. Achoro m iji ohere were chetaru umu igbo na odi oke mkpa ka anyi na ewelata aku anyi na uno. Kedu ka osi eme gi na obi ma oburu na ilota na Ala Igbo iwere hu na banyi na alaghachi azu na I he gbasara mmepe?. Obu ihe nwute na unu Igbo na aru otutu ulo di iche iche na ebe di iche iche na uwa Mana onwero now ha na alu na Ala igbo. Asi na onye ajuru aju adighi aju onwe ya, ya bu oburu na anyi gbako aka onu, anyi ga eme ala Igbo oburu ebe ndi ozo na agbaje ka ha ga biri. Achorom iji ohere kelee ndi Igbo ndi na ewelata aku ha na Ulo, Obim sorom uso mgbe obula m gaghariri na Awka, Enugu, Owerri na Abakaliki wee hu na unu Igbo ebidola iwelata ego ha ulo. Oburu na ibu otu n'ime ndi Igbo ndi na adighi ewelata aku na Ulo, Biko chgharia ma chigharia maka na anuko amiri on oga ogbo ufufu. Ka Chineke bi na eluigwe Igwe gozie umu Igbo nille na ndi nille na echere Mmadu ibe ha echiche oma. Nke bu Osioma so na aka Realtor Emmanuel we're abiara unu Kpoturum na ekwenti ma oburu na ichoro I'ma otu I ga esi asuputa Ala na enweghi nsogbu na ebe di iche iche na Igbo |
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by Malawian(m): 12:10pm On Jul 13, 2020 |
problem with how we usually build in this country, they first cleared the whole bush and now, they are planting grass afresh, when they could have first mapped out where the existing trees are in the forest and adapt it to the layout design of the new estate, so when the buildings begin springing up, the trees would already be there to add aesthetics right away. 1 Like |
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 9:01pm On Jul 13, 2020 |
Umu Igbo ekelem unu Estate anyi bu Lush City Estate ji Ike agwu. Ala di na Estate a nwere Ike igwu oge obula maka na ndi na azu Ala na Estate a di otutu. Kedu ihe I na eche, oburu na inweghi ego Estate a ugbua. Gbapu ya Oso na Ije kwua 150,000 ka I we nweta ohere na Estate a.
|
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 9:07pm On Jul 13, 2020 |
Ilu igbo si na aku rue ulo okwue ebe osi, onwebeghi onye gotara ala mecharu kwaba ariri. Nke ka nke by na izuta ala na aka anyi, i ga araru ura doro edo maka na Company anyi kwesiri ntukwasi obi.
|
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 8:31am On Jul 14, 2020 |
Umu Igbo ndi nkem ekelem unu oh, ka Chukwu okike gozie anyi nille, ihe obula anyi tinyere aka ga aga now oma, ndi ajo Mmadu agaghi ahu anyone Anya. Ihe oma ga agbaso anyi. Nke a bu ekperem nye umu Igbo nille no na ebe di iche iche na uwa dum. KEDU KA COMPANY ANYI SI WERE ERESI NDI MMADU ALA I he mbu onye choro igota Ala ga eme but I gave nisi ulo oru anyi di na ebe i choro izuta Ala were we ga na ebe Ala anyi di ka ijiri Anya gi wee hu Ala I choro izu. Anyi adighi anata ego obula maka I ga hu Ala anyi. Anyi nwere ndi Okwa ugbola azuru nke oma ka ha wee kowara ndi choro izuta Ala I he nille gbasara ala. Oburu na onye choro izuta ala nwere afo ojuju na I he ohuru ka o gara Kiri Ala, o ga aga n'ilu were akwukwo ndebanye (Subscription form). Odi oke mkpa na onye choro izuta Ala guru nnoo akwukwo ahu now oma we're debanye aha ya nille now oma n'ime akwukwo ahu. Anyi Nwere akwukwo ndebanye maka Ala nille anyone nwere. Onye Choro izuta Ala ga aga n'ihu were kwubanye ego Ala na Account Company Anyi. Anyi adighi anabata onye choro izuta Ala inkwunye ugwo na account Individual. Nani corporate account Company anyi ka I ga akwunye ugwo. Onye choro izuta Ala nwere Ike ikwu ugwo Ala obere obere, onwekwara Ike ikwu ya otu mgbe. oburu na ikwuo ugwo Ala otu mgbe, company anyi ga enye hi akwukwo ndi Akwukwo edemede ga egosi na anyi anatala ego ikwubanyere na account anyi. (Payment confirmation letter) Contract of sale: Nkea but akwukwo ga egosi na onwere the jikoro onye choro izu Ala na company anyi na ihe gbasara izu Ala. Payment Receipt Ndi na akwu obere obere ga enweta akwukwo ikike ndi ozo karia ma Contract of sale, anyi ga enye Onye Choro izuta Ala contract of sale ma oburu na okwucha ugwo Ala ya.
|
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 6:01pm On Jul 14, 2020 |
Oru na aga n'ilu na Estate anyi di na Aba
|
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 7:47pm On Jul 14, 2020 |
Ndi Nnewi unu adikwa njikere Estate ohu ga aputa na Obodo Nnewi na oge na adighi Anya. |
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 5:11pm On Jul 15, 2020 |
https://www.youtube.com/watch?v=3WKX4CIT02A Umu Igbo ekelem unu oh, nkea bu Heritage Villas Estate di na Obosi na Ime Heritage State Anambra. Villas Estate bu nke anyi, were Oso na Ije Bia nweta oke gi na Estate a. |
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 6:12pm On Jul 15, 2020 |
Ala Owerri Amaka mma
|
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 7:44pm On Jul 15, 2020 |
Anyi nwere otutu Estate na Ebe ndi mepere emepe na Ala Igbo di. Ebe ndia ka anyi nwere Estate Asaba Owerri Aba Awka Enugu Nnewi Oba Uyo Port-Harcourt |
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 6:45am On Jul 16, 2020 |
Ututu oma Igbo ndi nwe mmadu Ekperem n'isi unu na Ubochi taa bu na Chukwu okike bi na eluigwe ga agozi unu nille mmaji puru mmaji. |
(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (Reply)
Subsidy: NNPC May Deduct Over ₦1 Trilion From FAAC In Six Months / Peter Obi's Easter Message To Christian Faithfuls / 'Count Us Out Of Any Future Protests!' - North Rages Over Igbo Deception To Riot
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 40 |