Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,152,190 members, 7,815,150 topics. Date: Thursday, 02 May 2024 at 08:15 AM

Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 - Politics (3) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Politics / Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 (5403 Views)

'Yorubanisation, Lagoslisation' In Tinubu's Appointments, Arewa Forum Raises Ala / Engr Musa: Missing MMA Staff Reportedly Found Dead At Lagos Canal (Graphic) / Lekki Toll Gate: Seyi Tinubu, Sunday Dare Exposed By Bank Documents - Peoples Ga (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (Reply) (Go Down)

Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by kingzizzy: 7:41am On Jul 16, 2020
landforeast:
Igbo ndi nwe Mmadu, ekelem unu
Ekelem ndi Igbo nille no na mba ofesi, elelem ndi Igbo no na Lagos, Abuja, Kano, Kaduna, Ndi Igbo no na Ala Igbo na ebe di iche iche na Obodo anyi Nigeria.

Achoro m iji ohere were chetaru umu igbo na odi oke mkpa ka anyi na ewelata aku anyi na uno. Kedu ka osi eme gi na obi ma oburu na ilota na Ala Igbo iwere hu na banyi na alaghachi azu na I he gbasara mmepe?. Obu ihe nwute na unu Igbo na aru otutu ulo di iche iche na ebe di iche iche na uwa Mana onwero now ha na alu na Ala igbo.

Asi na onye ajuru aju adighi aju onwe ya, ya bu oburu na anyi gbako aka onu, anyi ga eme ala Igbo oburu ebe ndi ozo na agbaje ka ha ga biri. Achorom iji ohere kelee ndi Igbo ndi na ewelata aku ha na Ulo, Obim sorom uso mgbe obula m gaghariri na Awka, Enugu, Owerri na Abakaliki wee hu na unu Igbo ebidola iwelata ego ha ulo. Oburu na ibu otu n'ime ndi Igbo ndi na adighi ewelata aku na Ulo, Biko chgharia ma chigharia maka na anuko amiri on oga ogbo ufufu.

Ka Chineke bi na eluigwe Igwe gozie umu Igbo nille na ndi nille na echere Mmadu ibe ha echiche oma.

Nke bu Osioma so na aka
Realtor Emmanuel we're abiara unu
Kpoturum na ekwenti ma oburu na ichoro I'ma otu I ga esi asuputa Ala na enweghi nsogbu na ebe di iche iche na Igbo

Ndigbo amarago ihe, odiro ka odi bu na mbu.
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 11:26am On Jul 19, 2020
Ndewo umu Igbo
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 4:11pm On Jul 19, 2020
Happy Birthday Odogwu Nwoke
His reign as the Governor brought a lot of transformational changes in Anambra

1 Like

Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 4:22pm On Jul 19, 2020
Oru na aga na Ike na Ike na Lush City Estate Aba

Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 4:47pm On Jul 19, 2020
Onodu umu Igbo na Obodo anyi a bu Nigeria ajoola njo, ya kpatara anyi I we sit na oge anyi ga eji edozi Obodo anyi eruola.
Bia zuta Ala na Ala igbo
Bia Rua Ulo GI na Ala Igbo
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 6:12pm On Jul 19, 2020
Ndi nzuzu na Eric ego ha na onu ebe ndi mara ihe na eji ego ha asuputa Ala were regharia oke onu na mgbe na adighi anya

Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 5:53pm On Jul 20, 2020
Ala Igbo ejebego
Kedu ihe I na eche
Izuta Ala na eme ndi na emepe emepe na Ala Igbo?
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 5:00pm On Jul 22, 2020
The progress of Ala Igbo is our collective responsibility, invest in Igbo Land
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 1:33pm On Jul 23, 2020
7 Reasons why you must invest in Awka
1. Awka is one of the fastest developing Capitals in Nigeria.
2. Awka has huge Human and Material Resources.
3. Lands in Awka are relatively cheaper when compared to other Cities in Nigeria.
4. Lands in Awka will appreciate at a very speedy rate in few Years to come.
5. Awka is fast becoming a Mega City with heavy Government presence, Infastructures.
6. Awka is surrounded by large market.

1 Like

Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 7:35am On Jul 24, 2020
If you are not lucky to be among the people who bought in Lush City Estate, here is another opportunity for you to invest in the City of Aba.

Another Estate in the Industrial and commercial City of Aba is here. Invest in Lush City Estate Ogbor Hills Aba.

Location: Ogbor Hills

Ego ole ka Ana ego Ala
Nani 375,000 maka okara plot
750,000 maka otu plot

Title: Registered Survey and Power of attorney

Promo! Buy 3 Get 1 Free

Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 6:22pm On Jul 26, 2020
Sunday oma Umu Igbo
Amam na anyi nille no na ahu ike
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 9:46pm On Jul 28, 2020
Igbo mma mmanu
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 9:44am On Jul 29, 2020
Ututu oma Umu Igbo
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by kingzizzy: 9:50am On Jul 29, 2020
landforeast:
Ututu oma Umu Igbo

Anyi anugo
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 9:52am On Jul 29, 2020
kingzizzy:


Anyi anugo
Ndewo Nwanne
Ya gaziere gi
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 1:04am On Jul 30, 2020
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 1:06am On Jul 30, 2020
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 7:27am On Jul 30, 2020
Ndi ma I he ekwe na aku but ndi ji nwayo nwayo egote Ala ugbua ego ya di obere.

Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 7:28am On Jul 30, 2020
Lush City
Ebe ano

Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 7:30am On Jul 30, 2020
Kedu I he ga eme na ibughi Landlord na Uyo na afor 2020. So Chukwu ya bukwapuru go ya. Inwete Ala na Uyo na afor so na okpurukpubihe I ga eme na afor a

Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 7:31am On Jul 30, 2020
Odogwu aburo guy name
Odogwu must be a Landlord

Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 8:11am On Jul 30, 2020
Olu na aga ni'ilu n'ilu

Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 8:48am On Jul 30, 2020
Ututu oma Umu Igbo
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 10:16am On Jul 30, 2020
Olu na aga na ike na ike na Estate Anyi di na Aba

Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 10:20am On Jul 30, 2020
Uru I ga enweta ma izuta Ala na ime Estate
1. Igaghi any akuko obula gbasara ala gi.
2. I ga eso were rie uru ihe ndi aga aru na Estate di ka Electricity, Perimeter fence, Street Light, Security, recreation garden
3. Government ma obu Mmadu nkiti enweghi Ike I were Ala gi na odi na ihu.
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by holycup(m): 11:07am On Jul 30, 2020
landforeast:
Uru I ga enweta ma izuta Ala na ime Estate
1. Igaghi any akuko obula gbasara ala gi.
2. I ga eso were rie uru ihe ndi aga aru na Estate di ka Electricity, Perimeter fence, Street Light, Security, recreation garden
3. Government ma obu Mmadu nkiti enweghi Ike I were Ala gi na odi na ihu.
Ndewo ezigbo mmadu.biko ebée ka ala unu no na-asaba.ya na ego olé ka otù plot bu?
Biko zaghachí m ngwá ngwa.ndewó
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 9:35pm On Jul 31, 2020
This is Our Office in Aba
We are always here to welcome you, hear from You and attend to You any day any time.
Our site inspection takes place daily
8:00 Am
10:00 Am
The Site Inspection takes off from Our office.

Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 10:06pm On Jul 31, 2020
Erecting our Sign post for Lush City Estate Uyo

1 Like

Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 10:38pm On Jul 31, 2020
Ndi Igbo bi na Obodo Oyibo, nke a bu ozioma nkem choro izi unu. Inwere Ike ikwunye Ugwo Ala ma Ugwo ilu ulo gi. Mgbe obula irotara anyi ga achiri igodo ulo GI chinye gi na aka.
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(m): 2:53am On Aug 01, 2020
Emume iji wee weputa Max Gardens Estate nke di na Mgbirichi na Ala Owerri.

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (Reply)

Insecurity: Benue State To Launch Security Outfit Before May Ending. / 3 Of The 5 Bank Chiefs Arrested / Should Death Penalty Be Prescribed For Corrupt Persons?

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 21
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.