Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,151,932 members, 7,814,166 topics. Date: Wednesday, 01 May 2024 at 08:13 AM

Oké Ihe - Culture - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Oké Ihe (224 Views)

More Information About Oké Ite Awele And Awele Ụzụ Money Ritual / A Kpọkuola Ndị Ntorobịa Ka Ha Were Ohere Ọma Dịịrị Ha Wee Kpọrọ Ihe / Ihe Mere Na Nme-nme 'Ndigbo Nollywood Festival Of Art And Culture' (Foto) (2) (3) (4)

(1) (Reply)

Oké Ihe by MarioJehusdani1(m): 5:23pm On Feb 19, 2022
Ịdị óké abụghị igwe mmadụ. Ka m kwukwa ya ọzọ, Ịdị oke abụghị igwe mmadụ. Nakwa maka na ị na ahu igwe mmadụ ka ha gbara ihe maọbu mmadụ ọzọ okirikiri apụtaghi na ihe ahụ maọbu onye ahụ di oke.
Ọzọkwa, Idi óké maọbu Idi ukwu abụghị ihe a na egosi egosi. Ọ bụ naanị ihe a na eme eme.
Anaghị egosi idi oke. Ana eme idi oke. Maka na etu anyị si etukwu ma siri na–eku ume kwamgbe, ụbọchi niile, na egosikwa Idi oke anyị maọbu Idi uku anyị.
Idi Oke abughi n' ọnụogugu nke anya n' ahu. Ya mere, ekwekwala ka ihe ọnụogugu dufee gị, ma kwanyekwara ihe ọbụla ị nwere n' akụkụ gị ezigbo ugwu mgbe ọ ka dị gị n' akụkụ, ...ma ọ bụrụ na ọ dị gị n' akụkụ.
Ya meziri, mụnwa enwe chọpụta, mana Idi oke ka a huru n' ime m, n' abughi n' ezí m. Ma m enweghi ike ighota Idi oke n' aghụghọ, ma ọbugodiri na m chọrọ.
Mana ebe ọ bụ na onweghizi ihe ọzọ họrọ m ga-ekwu. Aga m emechi nsapere a n' otu okwu;...
Adi m OKé.
Ndị akpọrọ erika, ma ndị a horo epeka. Nwee gwa gị gini nwanne m? Enwerem afọ ojuju, n'ime obere m ji.

#Maazị_Kosi⭐️ #IDI_OKE #IDI_UKWU #Ndu_nke_Chiukwu #Afọ_ọhụrụ #Njem_Agaba

#WỌMI #KISD #Mmalite_Ọhụrụ

(1) (Reply)

Umunne Let's Be Guided / Are You Confused About Your Life? Watch This Video! / Ibadan

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 7
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.