Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,153,334 members, 7,819,155 topics. Date: Monday, 06 May 2024 at 12:03 PM

Nzuko Ndigbo! - Culture - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Nzuko Ndigbo! (7467 Views)

Olubadan-In-Council Declares Eze Ndigbo Illegal / Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. / Ndigbo Originated From Egypt, Jacob’s Son Is The Father Of Nri – Monarch (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (5) (Reply) (Go Down)

Nzuko Ndigbo! by odumchi: 12:28am On Jul 04, 2011
Ndigbo bigba na ebe di ichiche, ekelem unu!
Aro Okigbo Nmanmanu!

If you are a friend of Ndigbo or are Igbo you are welcome here, but first you must greet your hometown in Igbo!
Re: Nzuko Ndigbo! by HighChief4(m): 12:32am On Jul 04, 2011
Udi mma mma nu ooh, Enugu ekele mu unu, Igbo ndi eji eme onu udo diri unu. Asi na okwa iru ofe ka eji ama ka aga emetekwu garri. Ka anyi noria nu umu Igbo
Re: Nzuko Ndigbo! by odumchi: 12:42am On Jul 04, 2011
Ndegarialaya, kama ikwesiri idegari nkegi kwa.
Re: Nzuko Ndigbo! by AndreUweh(m): 1:10pm On Jul 04, 2011
Ndi Isinweke-Etiti (Ihitte/Uboma/Obowu) unu anwunno.
Ndi Imo state, Unu anwuchulee oo!.
Ejikwam Oherea na ekele Mazi Benjy Uwajumogu-onye ndi Imo statii roputara ka o jere ha ozi na ulo okaiwu (Speaker Imo state house of assembly).
Anwunno.
Re: Nzuko Ndigbo! by ifyalways(f): 1:34pm On Jul 04, 2011
Ndi Arogod Ka nka.
Umuahia kwenu.
Onitsha Ado biri nu.
Amandugba muo nu.

Nke anyi ga-eri kpo anyii ihu,nke ga-eri anyi abiakwala.Isee.  cheesy
Re: Nzuko Ndigbo! by Nobody: 2:20pm On Jul 04, 2011
Mbaise ndi nwe mmadu, nwere ako, keleenu!
Oha Imo state ndi nwe egwu kaanu!!
Igbo ndi kazuru akazu kelezuenu!!!!

Agupee uzo, agupee onu. Nganga onye ibi bu na mkpodata ugwu.
Unu Anwuna ooo!!!!!
Re: Nzuko Ndigbo! by Ngodigha: 2:53pm On Jul 04, 2011
Umu Igbo-Uzo, ekelem unu ncha. N'ekele kwa Umu Anioma, Delta state.
Re: Nzuko Ndigbo! by ChinenyeN(m): 4:13pm On Jul 04, 2011
Umu Nnanna Obhu lei, unu la ahu? Ohna Ovom nu, okuko togbara un'a liile uto ahu la miirni sii; nwa afo ekelela. Obhu Nkpa Ahia Ji!
Re: Nzuko Ndigbo! by vicenzo(m): 7:31pm On Jul 04, 2011
Idemili ekene mu unu,kene kwa ife na-ejere unu ozi,ifeoma melu onye ya melu ibe ya,onye enye ya nyebi ibe ya.
Re: Nzuko Ndigbo! by odumchi: 10:38pm On Jul 04, 2011
Akwa anyi si na Igbo wu Eze!

Orube hour ohu na ano nmepere nzuko ugbua Aligbo dum abiala!
Re: Nzuko Ndigbo! by ndiigbo1: 11:22pm On Jul 04, 2011
What about us that can't write in igbo are we wellcome.

I hail my brothers and sisters o Igbo kwenu
Re: Nzuko Ndigbo! by HighChief4(m): 12:22am On Jul 05, 2011
^^^alj_harem please leave this thread and respect yourself for once please

Umu Igbo ekelekwam unu ozo, Onye biri, ibe ya biri.

**Seun please we need this thread on the front page**
Re: Nzuko Ndigbo! by ndiigbo1: 1:32am On Jul 05, 2011
High_Chief:

^^^alj_harem please leave this thread and respect yourself for once please

Umu Igbo ekelekwam unu ozo, Onye biri, ibe ya biri.

**Seun please we need this thread on the front page**

My first day on this forum I have been addressed by alj harem on different occasion. What is the meaning of this.
Re: Nzuko Ndigbo! by odumchi: 8:52pm On Jul 05, 2011
O'boy abeg do not complicate things here. If you are onye Igbo fine join us, if not, you're welcome to spectate.

ndi-igbo:

My first day on this forum I have been addressed by alj harem on different occasion. What is the meaning of this.
Re: Nzuko Ndigbo! by kasiem(m): 5:01am On Jul 06, 2011
Ezinifite kwenu! Obodo oma!. Anam eji ohere a wee n'ekele nze na okoro no ebe anunwa
Re: Nzuko Ndigbo! by ifyalways(f): 4:10pm On Jul 06, 2011
kasiem:

Ezinifite kwenu! Obodo oma!. Anam eji ohere a wee n'ekele nze na okoro no ebe anunwa
Nke Mbaise ka o bu nke Idemili undecided
Re: Nzuko Ndigbo! by vicenzo(m): 7:57pm On Jul 07, 2011
.
ifyalways:

Nke Mbaise ka o bu nke Idemili  undecided



There is no ezinifite in idemili
, what we have in idemili is eziowelle,eziniFite is a town in nnewi south lga,the one in mbaise is eziniHite and it is a l
ga in imo state.
Re: Nzuko Ndigbo! by ifyalways(f): 12:06pm On Jul 08, 2011
^i Naghi asu Igbo ka o bu na i maghi ede Igbo?Ihe m choro ide bu Eziniifte Aguata
Re: Nzuko Ndigbo! by vicenzo(m): 3:46pm On Jul 08, 2011
ifyalways:

^i Naghi asu Igbo ka o bu na i maghi ede Igbo?Ihe m choro ide bu Eziniifte Aguata

Nne biko enwena iwe,ama m ede igbo,makwa asu igbo.Kita ka m ghotalu ife i na ekwu,ezinifite di na nnewi dikwa na aguata,mana ife i delu mbu bu eziniHite,ya melu m ji nwe saa gi.Udo di.
Re: Nzuko Ndigbo! by kasiem(m): 1:24am On Jul 09, 2011
Abum onye ezinifite nnewi south
Re: Nzuko Ndigbo! by dempeople(m): 2:20pm On Jul 09, 2011
A bu m onye Ujari di na Anambra stetii.

Ujari mma mmanu. cheesy
Re: Nzuko Ndigbo! by AndreUweh(m): 11:55pm On Jul 09, 2011
NdiIgbo ekelem. Ejim nnukwute oherea na ekele Umu ntorobia Igbo (Igbo youths) in The U.K, nke m so buru ndi nkwado ya. Anakwam ekele nwamadi aha meputara film nke anakpo Mirror Boy-Obi Emelonye.
I mere nke oma, NdiIgbo so gi na azu. Biko UmuIgbo no ebea, Mirror Boy is being shown in most Odeon cimemas round the U.K.
Re: Nzuko Ndigbo! by kasiem(m): 2:31am On Jul 10, 2011
Umuigbo bu igbo! Onye biri ibeya biri! Okenye ga ebi, nwata ga ebi! Anyi agaghi ano ebe nwanne anyi ma n'enwe nwute! Madu ama akpachapu wee mee ife n'ese okwu! Odinala ye adigide!
Na-ihe niine a, anam eji ohere a nwanini wee n'akpo unu ncha, ka unu bia sonyerem nye olisa otito. Anam echeta mbosi amuputaram n'elu uwa. Ofor ye adiooo.
Re: Nzuko Ndigbo! by ifyalways(f): 12:18pm On Jul 10, 2011
^Ya gaziere gi.
Olisa gozie gi.Chebe gi.Noyere gi.Kpuchie gi.Zaa ekpere gi.Nye gi omumu,ogologo ndu na ahu ike.
Iseeeeee!
Re: Nzuko Ndigbo! by HighChief4(m): 4:40pm On Jul 10, 2011
kasiem:

Umuigbo bu igbo! Onye biri ibeya biri! Okenye ga ebi, nwata ga ebi! Anyi agaghi ano ebe nwanne anyi ma n'enwe nwute! Madu ama akpachapu wee mee ife n'ese okwu! Odinala ye adigide!
Na-ihe niine a, anam eji ohere a nwanini wee n'akpo unu ncha, ka unu bia sonyerem nye olisa otito. Anam echeta mbosi amuputaram n'elu uwa. Ofor ye adiooo.

Chukwu obioma ga enye gi Ogologo Ndu na ahu isi ike. Iga adi ndu ka nkaa, were anya gi hu umu umu gi.
Re: Nzuko Ndigbo! by odumchi: 6:39am On Jul 14, 2011
Chai! Unu achoro ikwurum na inha bu soso ndigbo no na Nairaland?
Ndigbo ebe k'inyi no?
Re: Nzuko Ndigbo! by Nija4Life(m): 12:27pm On Jul 16, 2011
Nkwerre Opia Egbe kwenu!!!
Ndi Imo Kwenu !!!
Ndi ogo mu Anambra kwenu !!!
Igbo kwenu !!!
Igbo bi na UK kwenu !!!
Igbo bi na uwa ni le kwezuo nu !!!

Ka udo diri kwa unu ni le

Ka Chineke gozie ihe ni le unu na eme mmaji pu ru mmaji

Amii-ooo!!!

http://apenandaheart..com/
Re: Nzuko Ndigbo! by Afam4eva(m): 6:39pm On Jul 16, 2011
Ndi Enugu(wawa) ekelem unu. Ndigbo mmammanu.
Re: Nzuko Ndigbo! by odumchi: 9:10pm On Jul 16, 2011
Hai, Ify onwe mgbe iwu pastor? grin

ifyalways:

^Ya gaziere gi.
Olisa gozie gi.Chebe gi.Noyere gi.Kpuchie gi.Zaa ekpere gi.Nye gi omumu,ogologo ndu na ahu ike.
Iseeeeee!
Re: Nzuko Ndigbo! by homerac7: 9:48am On Aug 23, 2011
Affa kwenu!

Udi kwenu!

Enugu kwezo nu eeee!

Igbo bu Igbo, e ji mu oge hawa nke a ekene unu ncha, ma nwoke, ma nwayi, ebe obuna unu no. Ekpere mu taa bu ka chukwu buru onye nche una, ma na enye kwa unu oganiru nime oru aka unu. Udo diri unu o!

* huh!, never knew I can string words together in Igbo.*
Re: Nzuko Ndigbo! by ifyalways(f): 10:41am On Aug 23, 2011
homerac7:

Affa kwenu!

Udi kwenu!

Enugu kwezo nu eeee!

Igbo bu Igbo, e ji mu oge hawa nke a ekene unu ncha, ma nwoke, ma nwayi, ebe obuna unu no. Ekpere mu taa bu ka chukwu buru onye nche una, ma na enye kwa unu oganiru nime oru aka unu. Udo diri unu o!

* huh!, never knew I can string words together in Igbo.*
lol
Oge hawa na echetaram otutu ihe mere mgbe ada bu adanma.lol
Oge hawa bu language deacon chochi anyi eg . . .anyi ji oge hawa a nabata ndi taa bu mbu ha biara na ulo uka anyi a.*(choir)may you really be blessed . . .*LOL

odumchi:

Hai, Ify onwe mgbe iwu pastor? grin

haha.
I biara ebe a ohuru?I bu children[b]s[/b]?
Re: Nzuko Ndigbo! by homerac7: 9:10pm On Aug 23, 2011
@ high chief, kedu akuku Udi igh si?

@ afam4eva, gi kwanu?

(1) (2) (3) (4) (5) (Reply)

Test Your IQ By Transforming This Emoji To Yoruba Proverb / Tale Of Joromi Bini/edo / Join This Group Today: Lilo Ewe Ati Egbo Ati Eranko (herbs; The Magic Healer)

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 25
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.