Stats: 3,164,989 members, 7,859,541 topics. Date: Thursday, 13 June 2024 at 02:25 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Politics / Ọfọ Ụtụtụ (blessing For Igbos) (133 Views)
I Hope The Yorubas That Supported Tinubu Out Of Spite For Igbos Are Enjoying / North Is The Safest Place For Igbos – Ohanaeze / It Is Time For Igbos To Checkmate The Chinese. Enough Is Enough (2) (3) (4)
(1) (Reply)
Ọfọ Ụtụtụ (blessing For Igbos) by BeninRefugees: 7:04am On Jun 30, 2023 |
Ụtụtụ ọma nu umu nna Anyị abọlachi? Chukwu Gozie ụmụ Igbo nile ta Ihe ọbula anyị tinyere aka na ụbọchị ta ga gara anyị nke ọma Anyị ga ejekwa ma batakwuo Abụ Ọma 83 ka m na ekpe n'isi ndị iro na kpá nkata odida anyị Chukwu Gozie ụmụ Igbo nile Chukwu Gozie ụmụ Igbo nile Chineke Gozie Nigeria na ndị na chi anyi ma nyekwa ha ezi amamihe Isé isé isé! Ya gaziere ụnụ 2 Likes |
(1) (Reply)
Enugu Govt Warns Residents Against Erecting Structures On Waterways / We 're Set To Prosecute Vote Buyers-inec / I Am Ready To Serve My Bonny People - Hon. Daniel Pollyn
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 6 |