Politics › Re: . by ckenneths(m): 11:52pm On Nov 22, 2019 |
Ufodu mpaghara Enugu
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 8:58pm On Nov 22, 2019 |
Kuwa nu okoko osisi , Enugu
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 8:56pm On Nov 22, 2019 |
Enugu be anyi
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 8:54pm On Nov 22, 2019 |
Oru nkea bu na akuku uzo
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 8:52pm On Nov 22, 2019 |
Oru ka na aga n' ihu na okporo uzo sitere Umuahia gawa Aba
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 8:48pm On Nov 22, 2019 |
Aba, Abia state.
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 8:46pm On Nov 22, 2019 |
Ekwulobia bu obodo di na ime okpuru ochichi Aguata. Nnukwu mmepe obodo na aga n' ihu ebea.
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 8:44pm On Nov 22, 2019 |
Jehovah na achi eze na Ekwulobia, Anambra, asi adighi ya. 
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 8:42pm On Nov 22, 2019 |
Owerri ndi mma
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 8:42pm On Nov 22, 2019 |
raker300: Thanks for bringing back this thread.
Be kind enough to ignore the detractors at all times.
Thanks.
Below: Asaba at night My brother, I thank you so much, the pictures you post here and on all the other threads lifts my spirits. You are simply amazing. |
Politics › Re: . by ckenneths(m): 10:27pm On Nov 21, 2019 |
Okporo uzo Faulks, Aba.
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 7:48pm On Nov 21, 2019 |
I nwere ike imechi anya nyaa ugbo ala n' okporo uzo sitere Umuahia gawa Aba
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 7:34pm On Nov 21, 2019 |
Odu ugbo ala nke ochie, Old paaki, Enugu.
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 7:33pm On Nov 21, 2019 |
Ikpochapu ihe mebiri emebi na Old paaki, Enugu
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 4:32pm On Nov 21, 2019 |
Owerri amaka
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 4:31pm On Nov 21, 2019 |
Ebea abughi Texas ma obu Atlanta, ebea wu Obodo Imo 
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 4:21pm On Nov 21, 2019*. Modified: 7:30pm On Nov 21, 2019 |
Chewa maka Imo Chewa maka oganihu Chuo aja
- Emeka Ihedioha, 2019
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 4:18pm On Nov 21, 2019 |
Ana ebuni, ana ebutu
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 4:15pm On Nov 21, 2019 |
eduj: Biko nwoke oma, ima ma oru anaga n'ihu na okporouzo enugu-ph? Biko jisike!!! Añula ngwo, nkwu di 
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 4:14pm On Nov 21, 2019 |
Onye obula no na oru
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 4:11pm On Nov 21, 2019 |
Ka anyi gaa n' ihu
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 1:57pm On Nov 21, 2019 |
Iwe na ewe ndia o 
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 1:55pm On Nov 21, 2019 |
Owerri - Aba
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 1:51pm On Nov 21, 2019 |
Nnukwu oru na aga n' ihu ebea.
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 1:49pm On Nov 21, 2019 |
Okporo uzo ochichi etiti sitere Owerri gaa Aba.
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 12:38pm On Nov 21, 2019 |
Ka anyi si etiti Enugu puo
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 12:33pm On Nov 21, 2019 |
Umuahia be anyi
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 12:30pm On Nov 21, 2019 |
Obodo Enyimba, Aba.
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 12:26pm On Nov 21, 2019 |
Okporo uzo Okigwe, n' ime Owerri.
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 9:43am On Nov 21, 2019 |
Ufodu ulo ochichi obodo Imo nke gara aga ruru.
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 6:39am On Nov 21, 2019 |
O gini mere aka ahu akpuru akpu?
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 8:18pm On Nov 20, 2019 |
I choro izu ala? Ndi be anyi egosiala ala ndia.
|