Politics › Re: . by ckenneths(m): 7:49pm On Nov 20, 2019 |
Ufodu uzo di na Trans Ekulu Enugu nke ndi ochichi chezogoro.
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 7:46pm On Nov 20, 2019 |
Oru ga ebido ebe a mgbe na adighi anya.
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 7:45pm On Nov 20, 2019 |
Oru ka na aga n' ihu
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 7:44pm On Nov 20, 2019 |
Okporo uzo dighasi na Owerri
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 7:11pm On Nov 20, 2019 |
Chukwu enu igwe gozikwaa unu nine. |
Politics › Re: . by ckenneths(m): 12:42pm On Nov 20, 2019 |
Aba maara ndi Aba 
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 12:35pm On Nov 20, 2019 |
Amichi, Ukpor, Ubosi
Obodo Anambra
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 12:07pm On Nov 20, 2019 |
Anyi nwere nri
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 12:02pm On Nov 20, 2019 |
Anyi na azu ahia na Afor Enyiogugu, Mbaise, obodo Imo.
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 12:00pm On Nov 20, 2019 |
horsepower101: Flyover ikpeazu hapuru laa n’ihi. Obi esiri gi ike na ha ga ebido ruwa oporo uzo a? O bu eziokwu na nwoke ahu adighi aru nnukwu oru, mana amara m na o ga achoriri idebanye aha ya na akwukwo dika onye ruru okporo uzo ahu. |
Politics › Re: . by ckenneths(m): 11:57am On Nov 20, 2019 |
Owerri Amaka  Ulo obibi na abawanwe n'ike ebe nile na ala Imo.
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 11:54am On Nov 20, 2019 |
Enwere ike irucha oru a nime aro nke na abia abia. Ndi Abia, Ndeewo.
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 11:53am On Nov 20, 2019 |
Osisioma, Aba
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 11:52am On Nov 20, 2019 |
Okezie Abia Ikpeazu 
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 11:51am On Nov 20, 2019 |
Ya kpotuba! 
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 11:50am On Nov 20, 2019 |
Ha na arushi oru a ike.
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 11:48am On Nov 20, 2019 |
Olu amalitego ozo na uzo nkwago nke di na Osisioma, Aba Ngwa.
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 11:41am On Nov 20, 2019 |
Mgbidi
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 11:33am On Nov 20, 2019 |
Nke a bu ebe ahu uzo mebiri emebi na Mgbidi, na okporo uzo Ochichi etiti Nigeria.
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 11:14am On Nov 20, 2019 |
Mgbidi, Obodo Imo.
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 11:11am On Nov 20, 2019*. Modified: 11:55am On Nov 20, 2019 |
Uzo gafere ihu uno oriri na oñuñu Nike leeki. O sitere Abakpa Nike jebe Nkwo Nike, jegide ruo Opi, Nsukka.
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 11:07am On Nov 20, 2019 |
Okporo uzo sitere Penoks jebe Nowas n' ime Enugu
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 10:39am On Nov 20, 2019 |
Unbiased1: But seriously, I don't like what u guys did here. How can u guys revive this thread without informing us? At least u guys should have reminded some of us on the Anambra and IMO threads. I've been following this thread since last year and noticed that the Op who created it had to quit due to unnecessary attacks from some monikers and since January I've not opened the thread. It was even difficult finding it because the name of the thread was even removed only for me to find it again and see that the thread has been revived with new photos and I didn't even know all these while. Now I have to start going back page by page to start from where I stopped because I can't even remember the page number I stopped lol Nno nwanne, anyi jere obere ezumike, anyi aloghachigo ugbua. |
Politics › Re: . by ckenneths(m): 8:33am On Nov 20, 2019 |
Onye shi na ala Owerri ari ya mma, ya kwarra li 
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 8:30am On Nov 20, 2019 |
Anyi ka no na Owerri be anyi 
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 8:25am On Nov 20, 2019 |
A kam nokwa na obodo a, na Eric ofe Owerre 
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 8:21am On Nov 20, 2019 |
Ttipsy: pls write in English,, I can't read it,, I was taught to read English in school not igbo.... lol Aghotara m, ma na o kwesiri ka umu anyi no ebe obula ahu ihe ndia mutakwuo asusu ndi be anyi. Ka anyi kwadoo isiwanwe ike nke asusu anyi. |
Politics › Re: . by ckenneths(m): 7:22am On Nov 20, 2019*. Modified: 8:20am On Nov 20, 2019 |
Owerri wu oke mba!
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 4:49am On Nov 20, 2019 |
Imo ga adiriri ocha
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 4:48am On Nov 20, 2019 |
Ndi oru mkpocha nke Imo, na aru nnukwu oru na ime Owerri. Emeka Ihedioha, gi nwe aka a 
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 12:47am On Nov 20, 2019 |
Ihiala, Anambra
|
Politics › Re: . by ckenneths(m): 12:43am On Nov 20, 2019 |
Ubosi town.....
|