Ckenneths's Posts
Nairaland Forum › Ckenneths's Profile › Ckenneths's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 47 48 49 50 51 52 53 54 55 (of 104 pages)
Ulo uka di na Ubosi, okpuru ochichi Ihiala
|
Ka anyi jebe Isseke, n' ime obodo Anambra
|
Nnukwu ulo uka ndi katolik di na Owerri . Otito diri Jesu.
|
Okporo uzo Ulo aku n' ime Owerri.
|
Obodo Amichi, ndi a, na aru uno di ebube n' ime obodo ha.
|
Smoke55:Eze Chitoke Abiama gozie gu o. Mbe obula ino, noru oyi o. |
Obodo Ekwulobia, n' ime Anambra.
|
A hukwara m ndi mgbanyu oku ka ha ji ugbo ala mgbanyu oku agaghari.
|
Ndi mkpocha oru ha bu I bupu ihe mebiri emebi na agaghari ekpochapu ihe ndi etufuru na ime Enugu.
|
Smoke55:Nwonyeke, O du ka I bu onye Nsukka be anyi? ![]() |
Okporo uzu Okigwe, Obodo Owerri na Imo.
|
Enwere obodo a na akpo Obinagu Udi, ndi obodo afu na añutasi mmanya ike Mmanya nkwu di ka chi siri kee ya.
|
Anyi no na nnukwu obodo Igbo ukwu ![]()
|
I bata n' ime obodo Udi nke di na Enugu state, enwere ebe mmiri na awa ani, na ebute mbuze. Ndi ochichi ebidogo iruzi ebe ahu. Ndi ochichi obodo Enugu na agba mbo nke ukwu.
|
Ihe ndi a bu otutu olu ndi ochichi obodo Anambra bidoro iru. Nke a bu okporo uzo ohuru nke ha bidoro na obodo Ihiala. Willie Obiano bu Odogwu nwoke.
|
Ufodu olu nke Onye ochichi anyi bu Willie Obiano na ewulite na obodo Anambra.
|
InyinyaAgbaOku:I nwetara ya nwanne. Ekene. |
Holy Ghost junction, Enugu
|
Old park area , Enugu
|
More pictures from this solid project by a local government chairman
|
Enugu north Local government chairman has embarked on a project to build a pavilion to seat crowds at public functions.
|
The current look of Enugu north local government headquarters at old park.
|
In independence layout Enugu, kids are now playing football on the newly tarred roads.......
|
Oko, Anambra state
|
Amaokpala, Anambra state.
|
Inside Ngwo, Udi local government area
|
The condition of the Milliken hills road is still top notch, Governor Ifeanyi Ugwuanyi built this Federal road with state government funds.
|
This road leads to the Milliken hills, a short passage to Ninth mile corner.
|
Inside the old GRA, Enugu
|
Obioma, Udi, all in Udi local government area.All the traffic that was supposed to be passing through the Express to Onitsha is now passing inside the rural roads of Udi - Oji River.
|
Enugu state government awarded project, left uncompleted. What is happening? This rural road in Nsude has been like this for over a year.
|
The state of Federal roads in and around Igboland is terrible. This is Enugu- Onitsha Express road, one lane is so bad that it's a death trap. The roads has been abandoned for so many years.
|
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 47 48 49 50 51 52 53 54 55 (of 104 pages)

