₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,330,900 members, 8,447,624 topics. Date: Saturday, 18 July 2026 at 04:21 PM

Toggle theme

DANILSA's Posts

Nairaland ForumDANILSA's ProfileDANILSA's Posts

1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 (of 46 pages)

CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 7:22pm On Feb 23, 2013
toshmann: Blackpikin I n'achu nwanne m nwayi, ichoghi ihu m Anya.
Biko bia hu m Anya cool
onye bukwa Blackpikin? Otele chorom obere nsi , kam miminaa nfaa.
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 7:16pm On Feb 23, 2013
Obi adighi'm nma otu umu okorobia ndia si eme ihe ebea!!! olekwa ebe romeo si bia ikporo Ada? otua ka toshman si bilite na-onwu ma kporo maria with poems na egwu 80s. Achi4u si from no were na acho onye oga turu, Otere n'onwe ya na achu every-every. Ifyways na supporty one alian suitor. GinI mega ebea sef?
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 10:11am On Feb 22, 2013
CFCfan: Umu nnem, anam ekele unu.
Ututu oma cool
NDEWO NWANNE wink
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 9:34am On Feb 22, 2013
otele: Yeeeee, I ga eme mingle with me wink

In short I ga alu m? cool
Nmadu ole ka igalu Otele? shocked shocked huh huh angry
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 9:26am On Feb 22, 2013
otele: Hey!!! Adabekee etinyelanu hot photo o shocked shocked

Adabekee inwere enyi Nwoke? cheesy
Otele dikwa bad o, ole otu isi hu photo`a
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 9:24am On Feb 22, 2013
otele: O-setiala cheesy
Royal wedding: IfyTele 2013
Date: June 12. 2013
Venue: Westminster Abbey
Pastor: his eminence venerable toshman
Best man: Pres-Elect grin
Come one come all

Ma Ify egbughi m na marriage a, enweghi ihe ga egbu m wink

Danilsa lekwa will m
1. Toothbrush m choro ka inyere m achi na virus
2. Enwere €40 enyi m nwayi nke Amsterdam nyere m, o nu na HSBC
3. Moto m nu na mechanic workshop nu Uzo ebe south west London
4. Daddy m kwere m nkwa £20.00 kemgbe 2 weeks. Nara ya de ego, jiri gbara ticket egwu Bol Enfield Animals versus millwall fc

5. Finally achoro m ka Ify nwunye m wuru spinster. Achoghi m ka Nwoke ozo luo ya. M na e dosa gi in charge. And ekwekwala ka oke mkpi ahu na anaghi eji Anya ahu nwayi bia ya nso angry ( I ma Onye m na ekwu maka ya)
grin grin grin grin grin grin grin grin cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy LWKMD, LMAO, OTELE WILL NEVER KILL ME, NEVER. grin grin grin grin grin grin grin grin grin grin grin
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 11:22pm On Feb 21, 2013
otele: Ify I'm proud of you.

I ga alu m?
Blood of Chukwu!!!!!! otele biko dee ur will nyem. cry
otele: Ify I'm proud of you.

I ga alu m?
Blood of Chukwu!!!!!! otele biko dee ur will nyem.
PoliticsRe: Pictures From Eko Atlantic Opening Ceremony... by DANILSA(m): 9:46pm On Feb 21, 2013
THIS IS IDIOTINCRACY. WHY SHOULD WE BE SHOWN PICTURES OF SAME OLD MEN IN A DIFFERENT PAGE INSTEAD OF THE EKO ATLANTIC ITSELT. MTWEEEEEE angry sad undecided PLEASE ADD TO OLD PAGE
Nairaland GeneralRe: N500k Each To Be Paid To Families Of Policemen Killed On Duty by DANILSA(m): 7:08pm On Feb 21, 2013
ok
IslamRe: Ensuring Zero Tolerance For Any Type Of Extremism by DANILSA(m): 2:29pm On Feb 21, 2013
This is were the issue of moderate Islamist and extremist comes to play. Also is the issue of 21 century Islamist And 8century muslims. Hope hausa muslims will read ur post and learn from yorubas.
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 3:59pm On Feb 20, 2013
achi4u: Otu a ka okwesili ka Osi na di,ibu ezi nche nwanne gi.
Ify jide ka iji; maka onye asi ya jide ka oji mara na O na eme ofuma.

umuigbo udocheesy
AchI4u lnokwa na obodo'a?
Jobs/VacanciesRe: Nigeria Civil Defence Corps, Immigration, SSS 2012/2013 by DANILSA(m): 3:50pm On Feb 20, 2013
hmmmm
Jobs/VacanciesRe: Nigeria Civil Defence Corps, Immigration, SSS 2012/2013 by DANILSA(m): 2:09pm On Feb 20, 2013
Kareemopeyemi08: [color=][/color]please house can I known wen civil defence we b given out there apointment letter please let me known please house can I known wen civil defence we b given out there apointment letter please let me known please house can I known wen civil defence we b given out there apointment letter please let me known
Bros did you apply? if yes, what position did you apply for? Just curious.
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 12:29pm On Feb 20, 2013
ifyalways: Dalu,Danilsa.
Issue has been sorted.I mean i've got ndi ga-agwa ya okwu.
Dalu Nwayioma
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 9:48pm On Feb 19, 2013
ifyalways: Umunne m o nwere ihe di m nwute na-egbukwa m ariri n'obi m choro ikowatara unu maka na odi oke nkpa.A ga m ede ya n'igbo nani maka na o dighi nma nti ozo inu.Biko,unu nye m nti unu.

nkpuru ubochi ole n'ole gara aga,a na m epioghari na nld we huchata tiredi ebe otu nwata nwoke si na o na-acho onye ga etinye ya na line ahia ibu ogwu ike (ntu).A gara m elepuru ya anya gafee kama anya m huchatara aha ya,o bukwa onye Igbo.Ya mere ,m deturu contacti ya,mecha zigara ya ozi mail. E deghi m aha m na mail-u ahu,ya mere o maghi onye ya na ya na-akpa.

A juru m ya ajuju di iche iche gbasara ihe o choro ime,onye ebe obu,afo ole odi,ebe o bi,akara ekwe nti ya site na e-mail.O zakwara m ihe nile.Eziokwu bu na a juru m ya ihe nile ahu dika onye choro i nyere ya aka n'ihe o na-acho ie ibu ntu.

Nwatakiri ahu di afo iri abuo na abuo cry ma nwekwa obi ike . Di m anoghi nso ugbu a, e nweghikwa dimkpa toputere etopute no m nso m were ike igwa ka o nyere m aka duo nwatakiri a odu.O na ewute m nke ukwu maka na e nwere m umunne nwoke nokwa di same afo.Ihe a bukwa nwanne nmadu,kama o di probably misguided site n'aku na uba,peers pressure.etc

Biko,o nwere onye no ebe a nwere ike i nyere m aka,toziere ma gwa nwatakiri a okwu?duo ya ndumodu dika nwanne ya nwoke?A gaghi m etinye link tiredi ebe m matara nwata nwoke a kama a gwago m ya wepu contacti ya ebe ahu,under the guise na a gam enyere ya aka.

A naghikwa m acho onye ga-enye nwata nwoke a ego(maka ndi uta na asiri dookwa),ihe m choro a gwula nwoke nwere ike inye ya ezi ndumodu,gba ya ume ma kowara ya n'uzo a dighi ebe ahu anya ya di. I nwere ike i dere m akwukwo mail na aham na nld@gmail.com .(okwa unu ghotara)

Dalu nu. cool
Imere ofuma, Ibu ezi Ada Igbo anyi ji eme onu.
Anyi ghotara ihe nile ikwuru, mana gini ga eme ka nwata di afo ahu na acho itinye aka nudi omume di otuahu? obuna oweghi nne na nna? otu osina diri oga di nma ma imepere ya otu thread banyere isiokwu'a ka owere anya ya hu ihe ndi nmadu ga ekwu banyere omume'a na ihe izendu di na yaa. tinye aha ya ebea ka ewe nyere ya aka, obughi ohe ojoo, afterall Nl bu faceless forum. obu uchem ka kwuru.
CelebritiesRe: Pictures of Dino Melaye by DANILSA(m): 10:07am On Feb 18, 2013
is dino a member of the famous garri association? or he jus wants to play I have no shoe from my 2 tenure? angryis dino a member of the famous garri association? or he jus wants to play I have no shoe from my 2 tenure?
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 9:12pm On Feb 17, 2013
[quote author=o'boy]click here[/quote)

ibiakwa ozo?
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 3:01pm On Feb 17, 2013
cry sadBiko ke ebe mga mu poem n'igbo? ya na ebe mga chota egwu 80s? odika obiya nae wizi naw? huh
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 10:29pm On Feb 16, 2013
[quote author=Maria-Goretti]ewooo, ngwa bia bie m oma, susukwa m onu.....okwa french kiss kam choro....nke miri emi.[/quote]Ewoo, Toshmann ewerewo ogwu jide nwa, chai Otele come and see what i saw.
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 2:42pm On Feb 16, 2013
achi4u: Daniel enyi odum!

okwaibidokwala?grin
Ezi Nwafor igbo anamekele
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 2:39pm On Feb 16, 2013
El Guapo: [color=#0066ff]Obu Spanish Nwanna -- Inaghi apuapu grin grin tongue[/color]
nwanne amumanya ka azu. ke nke meganu?
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 2:24pm On Feb 15, 2013
tongue undecided[quote author=o'boy]onye wu boy gi?
ishi a ri kwa gi mma
Odika i ro ga nro
common shi nga puo[/quote]undecided[quote author=o'boy]onye wu boy gi?
ishi a ri kwa gi mma
Odika i ro ga nro
common shi nga puo[/quote]
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 2:22pm On Feb 15, 2013
toshmann: O'boy
lekwa ekwu far back gere cheesy



https://www.youtube.com/watch?v=3_MnLaaWc3w
Confamento ; D Ezinwanne
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 11:20am On Feb 15, 2013
@O' boy ima na ibu my man, Tosh biko chotaram ofu egwu 80s kam kporo my boy ka obi di ya nma. Ihe dika bongo sikwe. cool@O' boy ima na ibu my man, Tosh biko chotaram ofu egwu 80s kam kporo my boy ka obi di ya nma. Ihe dika bongo sikwe.
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 11:13am On Feb 15, 2013
tongue[quote author=o'boy]angry
okwa ima ina cho'm okwu?[/quote]tongue[quote author=o'boy]angry
okwa ima ina cho'm okwu?[/quote]
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 9:33am On Feb 15, 2013
Igbo ndi oma unu asalachi, ya gazienu.
Ekenem eze prowayi one of NL
ifywayo 1 of Nl (Oji nwoke eme yeye )
Toshmaria 1 Nl (Okwere onwu maka maria)
Small o'boy ( Obere Nwa Nl)
Maria ( Ohuru Nwoke gbue Ehi)
ATMC (ard) Judas is Nairaland
Otele ( Oji amu ejighi ego)
Adabekee ( Oji Nl amu Nsusu)
Achi4u( Ohuru Nwayi kwe onwu)
Pres elect ( presdo Umunwanyi)
UBOCHI OMA NU
PhonesRe: Android, Anyone? Part II by DANILSA(m): 3:02pm On Feb 13, 2013
cheesy
xxyz17: You have to subscribe to a data bundle, else you are on a very long thing cheesy
Thanks house cool
xxyz17: You have to subscribe to a data bundle, else you are on a very long thing cheesy
Thanks house
PhonesRe: Android, Anyone? Part II by DANILSA(m): 3:00pm On Feb 13, 2013
xxyz17: You have to subscribe to a data bundle, else you are on a very long thing cheesy
done
PhonesRe: Android, Anyone? Part II by DANILSA(m): 2:55pm On Feb 13, 2013
puskin: Heck... you did not subscribe for a data plan.
Thanks bro, I finally did after spending so much.
PhonesRe: Android, Anyone? Part II by DANILSA(m): 8:11pm On Feb 12, 2013
someone pls help cryjavascript:void(0); cry cry cry
PhonesRe: Android, Anyone? Part II by DANILSA(m): 4:52pm On Feb 12, 2013
Please somebody help me cry cry cry i bought a galaxy S3 mini one hour ago and it has already consumed card of 2000 naira shocked shocked shocked without any application angry angry angry
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 9:39pm On Feb 11, 2013
[quote author=o'boy]Onye Nkuzi ota-akara
mtcheew.,,hbp[/quote]Onye nkuzi Nnam-agu grin grin

1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 (of 46 pages)