Fesse's Posts
Nairaland Forum › Fesse's Profile › Fesse's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 12 13 14 15 16 17 18 19 20 (of 24 pages)
I wish Him the best in his tenure in the house. Nigerians should look for young guys like him than to die in the hands of those old robbers. I f more people like Bankole can emerge in the Nigeria politics. i bet you things will take a new look/shape. All we need is to give him 100% support and alawys pray for him. |
Atugbo dike n`ogu, esi n`ama nna ya bufe ya. if a warrior is won/killed by evidence, his corps is carried across his family. |
E tuo dike na nke omere, omee kwa ozu. If you appreciates a person for his good perfomance, he performs another one. |
Ndi Igbo si na; A na esi na usi ahu(mess) ama uto nsi. pls ifyalways help me to translate. |
@kenmentor kee ka odi taa? i bu ezigbo onye uzo ulo. A ma m ndi a nile i kporo aha ha, ma a bu m nwatakiri mgbe ha na aku akwukwo na comprehensive. A nu m n`ulo akwukwuo nke mbu(jss 1) mgbe ha nu na ngwucha(sss 3) ulo akwukwuo ha. Amaechi (Teacher) bu nwanne m (my blood brother). Ama m : Hardy Ibe(umuelemia) chima ukachu(umuelemia) Ebere ogbuji(Mbeke) Vincent(umuduru) now Rev.Father Eucharia(D.S.P) (umuelemia) chizuba diogu(mbeke) they are all my seniors then. I was is Jss 2 during these peoples regime. |
asi na ochu nwa okuko nwe ada nwa okuko nwe nywe nywe oso the person that is pursuing fowl is to fall why the fowl get to run small small |
@toshmann, Nwanne madu biko bia daa m obi. |
@Ifyalways I na akpa amu nke ukwuuu. . Udo diri gi nwanyi obioma. Ama na onani gi nwe faketan. Nwanna jisi ike n`olu. Onye olu nwere ukwo.Kewanu obodo isi puta ka mara ma nwanne nwoke oga alu gi .E ji m naka na anyi nke ime muo go ahu ga ahu ihe di mma ![]() Ify, Ify, i bu ebe ano. Ga na ihu. |
@Ifyalways, ana m ekele nwada mara mma. kee ka odi? a ma m na ihe na agara gi nke oma? Abu ezigbo nwanne kenmetor. Anyi abuo(me & kenmentor) si na otu onumara obodo(from the same part). Ekele kwa m gi ozu. Odi mma bukwa ihe togboro onwe nke oma na mmadu dika gi no na nairaland. Udo diri nke oma. Biko ezigbo aha m bu Chioma. Fesse bu aha ejiri mara m na mahadum, o bu aha ndi enyi m n`akpo m na mahadum. Ahaa(the name) bu okwu ndi french(is a french word) maka na o bu ihe nke guru na mahadum(thats what i studied in the university). Nwanne madu udo diri gi. Ihe ahaa putara di omimi. Ndu miri, ndu azu. Onye birir, ibe ya biri. Ihe nke onye ya dikwara ya. ya gazire gi. |
@kenmentor nwanne nwoke a na m ekele gi. Abu m nwanne Amaechi ndi ulo ha noketere c.k.c nke no ahia orie-ama nso. Mma m bu onye okohia n`akuku ulo govornor Ohakim. Ama ndi a nile i kporo ahu. Allwell bu ezigbo enyi nwanne nwoke(Amaechi). Nwanne m nwoke a gara akwukwo na OTC BOYS. Ulo anyi noketere RUCO COMMERCIAL COLLEGE na HEALTH CENTER UMUNCHI. Eji m n`aka na i ga ama onye IFEANYI IWUOHA bu. Obi di m mma nke ukwuuuuuuuu na madu dika gi bu ezigbo nwanne madu. Biko a ga acho ka i nyem(give) nomba ekwe nti gi ka were kpo gi n`igwe ma o bu akara ejiri mara gi na yahoo(your messenger id) ka mu na gi kpari nke oma. Biko nwanne m aha bu Chioma. Agara akwokwu na Comprehensive nke di na mbeke. Obi anuri di nke ukwuuuuuuuu. |
Ndi Igbo Kwenu!kwenu!!kwezooooonuuuuuuuuuuooooooooooooooooooooooo!!! Abu ezi nwanne madu. Agbuo mara, ocharaugo nwanyi,Ada eji eje mba. Biko nu abu onye Umuchi osuh nke di na Isiala-Mbano na Imo State nke Nigeria. Obi dim mma nke nkwuuooo i no na etiti umunne m. K`anyi werenu obi nwanne biri n`udo. Egbe bere Ugo bere,ke si n`ibe ya ebele, nku agwala ma ya ziya ebe oga ebe. Udo diri unu nileeeeeee |
AND shame to OBJ. there are many hair styles in town, so she can go back to her profession and stop fouling herself. public THIEF. |
@poster, it is only God that knows how her sickness starts, it is only God that will heal her from that depression or sickness. i advice you draw nearer to God and surely HE will see you thru. Dont allow it to draw you down, take it as one of those things and Always talk to your God daily by the time you know it, the depression/sickness is out of the corner,then you will have life at its fullest with your spouse. Please dont leave her because some of will advice you to leave her. |
mennnnnnnnn!!!! i love shoes. i really like parrada shoes. i have much shoes to bag. |
i can marry my age mate, somebody that is older than me but not with too much age. so long i will love,care,cherish,adore,respect and understands him. To me age matter nothing in any relationship. women are meant to be under the men no matter the age, so i see no reason age should be a barrier to marriage. |
![]() |
All the Mr Biggs in Nigeria are the same. They no sabi anything. There are other eatry centers that are good than Mr Biggs. |
tuface do. |
This MEND or what you call them should go and die. All the states of Niger-Delta are very rich but their govt. officials are eating the money allocated to them. Third mainland Bridge has nothing to do with MEND. Even the Federal Govt. They should go to their officials in the govt. Could imagine a local Govt.chairman was busy using his peoples money building hotels .where were MEND when all these things are taking place? What happened to their governors that looted the money meant for them all. That is a mere treat but fed.govt should not take lightly with those governors or top officials of Niger-Delta. I believe the govt. is giving them their right but mis-used by the officials representing them. Well the MEND is filled with olokos. To hell with the so called MEND.( |
Mbaima mechanic make motor move. Better boys buy benin bread. |
Do you still love nature, despite what it did to you?i dedicate it to Ch!z ![]() |
cracking off my ribs. this one na die. |
even you @ stont101. maddness is your first name. |
hammer head of ??headmaster but not too bad sha |
young millitant in the making ![]() |
tired |
how will your own attract people while others dont attract you. well lets see what comes out from you ![]() |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 12 13 14 15 16 17 18 19 20 (of 24 pages)

??headmaster 