Ifyalways's Posts
Nairaland Forum › Ifyalways's Profile › Ifyalways's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 828 829 830 831 832 833 834 835 836 (of 1020 pages)
lol Mortiple ole nke bukwa retired bachelors? ![]() oya, cha cha all di retired spinsters kwenu ![]() @topic,onye noro ebe ono,ebe o na anoghi a na agu ya when u are at point "a" u wud be itching to go to point "b" lol o kweghim ntapia hoha. ![]() rubi,okwu ka i kwuru ![]() |
ChinenyeM Ndeewo ole ije? Pres i si na Ikomi bu onye ebe?i dikwa sure?anyway o gbasaghim,ihe m ma bu I na C ![]() |
lol,lol,lol ochi eze front na back egbuolam ![]() ibobabe,i hula ya,a gwaram gi na agaba bu ezigbo mmadu.N'ezie ihe o kwara gi bu eziokwu.wepu foto gi well but o burukwa na dika siggy sirikwuo,o burukwa na o nweghi onye i ziri ozi,no lily,usu no get mouth then. ![]() Romy,sometimes u are a sweetheart lol Pres Otele can never be Tosh.haba,o dika i takeila cigar ndi ahu na enweghi filter ![]() i ga aputakwa na abalia?nda ngo nwere special tonite ![]() "ndi otu a " nile ![]() agaba aka choirmaster/Mr versatile igbo hi again minus otu onye ![]() |
roflmao romanusssssssssss anya ahu okwu.lol o di between me na gi.let it lie ![]() Nwakaibe so i bu onye Aro uzo?lol abum onye aro ulo ![]() Uche2nna,i naghi abia na threadia often.it takes the entrance of nwa ada to get you ebe a lol ndi ahia rod company ![]() Pres i si na o bu nani gi na onye bu onye Imo ebea?Tosh abu onye ebe?Ozioma a bu onye ebe?Ikomi a bu onye ebe?Fesse abu onye ebe?GC abu onye ebe?lol the list is simply endless jare.were eze elu gi guo eze ala gi onu ![]() rubi,ndeeeeeeeeeeewo.bia na ulo akuko anyi ![]() I na C still on da marrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrer ![]() ihunanya na elu ihunanya ego na aku na uba nwa nwoke na nke nwanyi.lol mana ha e yikwana I ![]() udo na onu onye chotara ezi nwanyi chotara ezi ihe,onye chotara ezi nwoke chotara ihe di nma ![]() i simply love u guys and wish u ihe omaaaaaaaaaaaaa all tru ibobabe,biko agaba a bughikwa ifyalways.shuooo agaba bu nwoke,a good one for that marrrrrrrrrrrer ![]() igbo hi ![]() lol,ndi "otu a " nile still on the matter.Otele,be kiaful ![]() |
Pres ura jim bad. hapukwa agaba aka.hes a freeman from di fumes from ma pants ![]() Pres owu I na C .ha abuo bu ndi Imo steeti.calculate well,i nwere ike i mata. Pres biko echi anyi ga enwe |
lol akamu ! Youngies i choro ya? bikonu ma ga zuru ike jare.onye nwanyi na egbughi, ![]() umu igbo dalu nu. ibobabe i mela were kulitekwa threadia ozo.dalu and be good.dont neglect or forget my ndumodu ![]() |
Mortiple nno. kedu ejima gi Kahiff? more ilusssssssssssssssssss nti anyi di open ![]() udo di |
youngies:lol Mba o si na obu onye Arochukwu.Youngies i biara na threadia? lol am curious?o nwere ike i bu nwanne m nwoke. Nwakaibe a nam eche gi.aga anyi si eme ife na adim nma.Aro kwenu ya ![]() |
Aka gi Jehovah Jireh,na eme nma |
E wezuga aka oru ekwensu;ole ihe mmadu na acho na otele ibe ya? ![]() Otele o buru na i choro i bata na panti mu,nsogbu adighi,a bum nwanyi obioma,a gam emere gi ihe m mere ndi oso lekwa starters ![]() @Nwakaibe onye ebe na Aro ka i bu biko? a bum onye arogod too.bia ka anyi kpa alo,aga anyi si eme ihe. Mazi kanka |
lol this thread don get a big fat K-leg ![]() what T.B did was nice but yet. @Luca do u mean you have decided to start attending the church cos of this singular act of charity? |
@Omo ibo fighting room?lmao it better be a joke ![]() |
Darfur ezigbo nwannem biaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaa ndi amu nko ka agboro ibobabe lakpuo now,b4 o mata 9 months abala na di tin. Darfur biakwa ugbuaaaaaaa,ohere ka diri gi ![]() @Otele i nwuru rum?lol kedu maka nnenneigboniile?gwa ya na I na C na agba akwukwo echi saturday.O nwere ike i hotanu ![]() |
Lady J:heheheheheh teach him indeed.ha chere Echelon,nani ya nwere di time and patience. ![]() ilu plsssssssssssssssssssss ![]() |
rubi:lol adim nma.oria a kwalugo ngwongwo ya laa.ahum a bughi its residence. lol NTAkwa? rubi o kwa eziokwu.E mere m msitake,ha abuo bu ndi IMO steeti.ire dim nko ikpo ha aha mana ha sim ekwula ![]() I na C ,o mu kwue? o mu kwueeeeeeeeeeeeeeeeeeeee ![]() ? ![]() nwa nwoke na nke nwanyi,ndi tochara ogologo. udo na onu ihunanya n'elu ihunanya ego na aku ihe oma nillllllllllllllllllllllllllllllllllllllllle i wish i cud come ![]() agaba123:lol.Onye anwuru.uwa bu paw paw ![]() |
Echelona sef,i ga amacha ihe nile na igbo?adiwalam jealous ![]() mu na nwoke na eme di argument.ihere egbuolam.di bobo gwara na ha abuo bu otu ihe,m mere isi okpukpu si na o bu asi. ilu ooooooooooooooooooooo unu tuta ilu biko ![]() |
rubi i hula ajujum na threadi nke ozo?.kam ga there sef. |
hmmmmn threadia dikwazi egwu agaba buzi choirmaster? ![]() Romanus gbara oso kemgbe alaghacitena. Uche2nna sef,a maghikwam na i bu onye igbo Otele,even you,M ga akpo nnenne na phone ugbua. Presido,lol nani gi actiri ka gentleman ebea Toshi si na oluala nwanyi na mbu,how far ugbua? ![]() ole gi darfuuuuuuuuuuuuuuuur,anu ohuru di nma agbala,bia tryia lucki gi ![]() lol ibobabe,nani agaba bu ezigbo mmadu ebea.tested and trusted ndi oso,esp Romanus,lol narakwa ha oso ![]() Jenny di gi hukwa ezigbo mmadu.nanai otu ihe m jiri likeia ya. onye nwuru rum bia nga asu bekke? agwu a na acha gi.i ga ahu maka ihea i dere hia ![]() umu igbo o nwere gooodnews gbbara nu. E nwere mmadu abuo n'ime anyi hia,matara onwe ha hia,ha ga agba akwukwo ubochi saturday.Ha sim akpo na aha but a naghi ekpuchi ihe oma akpuchi now.aha nke nwaoke bidoro na I WHILE aha nke nwanyi bidoro na C. lol nke nwoke bu onye Imo while nke nwanyi BU onye amambra.i wish i can say more, happy married life I na C |
If you must take,know your limits and dont get drunk. |
One thing u gat to do,throw away the desperation NOW. desperados rarely make it |
rubi:preach it ON jare |
Queenisha:of all di aha nile di na uwa,o buru ekwutosi! toshie biko ga megharia ya baptism.gbanwe di aha ososo ![]() |
Rubi ooooooooooooooo e chefuolam ihe m choro iju gi na mbu. ole gi ugbua?biko "arigbo" na "nchu-anwu" abu otu akwukwo? o gbaram ghari,doo m anya. ![]() |
toshmann:lol i fanyenu di thing na otele nsi ![]() Ewepudu aka oru ekwensu,ole ihe mmadu na acho na otele ibe ya ![]() |
toshmann:E chem na i luola nwanyi na ezi okwu. unu dikwa egwu.N'ezie,a leopard can NEVER change its spot. |
[quote author=A_K_O link=topic=153018.msg2537573#msg2537573 date=1216661990]OK thank you. What kind of personal records would they require?[/quote]Sorry,If you have your cash ready,there wont be any questions or personal reords query whatsoever.all they need is the cash.my friend did his,no much questions and he paid 4000K.Looks like it dont have a specific price or ![]() |
Pastor AIO:heheheheeeeee @topic,BOTH . |
heal the world |
Yes i thought them and they speak it fluently.,. ,.,IGBO ![]() |
a na amachakwanu ![]() o ka nma na onara gi oso,maka na igbo si "onye agbala nwa agu aka n'odu,ma o di ndu ma o nwuru anwu" dont touch a tigers tail,be it alive or deathqueenisha na agbakwa biko ![]() |
Queenisha agbalala. mana Echelon,i choro i lusa nwanyi ogu? i tuo ya na ala, ![]() o tuo gi na ala, ![]() lol,Queenisha biko narakwa this guy oso.hoha ![]() |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 828 829 830 831 832 833 834 835 836 (of 1020 pages)

well but o burukwa na dika siggy sirikwuo,o burukwa na o nweghi onye i ziri ozi,no lily,usu no get mouth then.
lol





gwa ya ihe no ebe a n'eme