Ifyalways's Posts
Nairaland Forum › Ifyalways's Profile › Ifyalways's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 829 830 831 832 833 834 835 836 837 (of 1020 pages)
lol i see mana a maghim ako onu infact o setia,m nara ha oso.e nwere m enough drama na real life,a choghim i add nke komputa to it.lolngwa m ga a try mana m ga ebido with ermmm maybe Ikomi ![]() Ikomi u are a bonkonyo ![]() o di nma,BabyO na Jenny,unu fitiri ewu gambia nwe ala sef ![]() |
lol onye mara na ogu na acha ya n"isi ya buru uzo metu ibe ya aka. ![]() e volunteergom onwem as ref,piiiiiiiiiiiiiiiiii start ![]() |
Kadiri lol o gini ga unu na emedu enweta ban?a chorom di thing badly nno oooh.try to be ezigbo nwanyi ugbua and di gi has been misbehaving na azu gi |
faith for what? |
dance and dance ![]() |
Lady J:ekelerem back mana onye ka i bukwanu?tell me pls,am getting older,anyam a dighizikwa sharp again.lol cherekwa em em nwanyi Pres?jenny? ![]() |
iice:i agree with this |
EBE KWANU ![]() o nweghi ihe oke ga eme akpa rice,na o taka ota otu iko Theres nothing a rat can do to a bag of rice,he cant possible finish it!,at most he can only consume a cup ![]() |
Roflmao i know da song but a maghim the akuko.maybe Rubi knows ![]() onye bu enyi na isi eji ukwu acho akpusi? ![]() lol,Ejeagha na akuko na egwu ya |
lets ask God for wisdom ![]() |
Jisos i di nma.i na agwo oria.i di ebube.O dighi ihe gbara gi ghari.dalu,ekele na mbuli elu buru nke gi.I mela |
rubi:ngwa me ngwa biko.chekasia uburu gi bia kooo di akukuo. unu kotugwanu nke nwere abu na ukwe noooooow ![]() |
nice moves atleast ![]() |
grafikdon:heard of Zifa too but methinks its a pet name a GF of mine bears that though we all call her "Ebitonye" |
@Udezue,have u been to Arogod b4?which village is your mum from? |
Rotflmao Nwakaibe i ji ya.i ji mbe na siki 6 ![]() Echelon,oya your turn ![]() |
dalu.o disigo nma already. |
rubi:e misirim gi na akuko mbe anyi ![]() a naom na ulo ogwu na echeta akuko ahu ![]() Pres nyerem mmanya mebiri emebi. lol e kelere m Chineke,site na ike ya,a dim nma ugbua.dalu. |
Queenisha:Ole onye na acho ya?o mere gini? ![]() Ozioma na hia,no shaking ![]() seriuosly ole ebe dat boi fanyere isi ukwu ya?o tekwala aka. ![]() |
Pres/Fromuk hapum aka.e jighim gi ugwo. ka i kuru game gi o nwere onye m kporo aha?hapu m oooooooo. ![]() bia ,Pres nwanyi ugwu ngwo ahu dika o na aku si mmai ya akuruaku,nke n nwuru kemgbe jidere m afo gwericha.o dikwa egwu ![]() @rubi,o bughikwam na esi moi-moi.o bu BabyO/Sheniqua.lol dalu,i missed u too @Nwakaibe ya ndeewo.i bu onye ije,oje mba ewne iro ![]() Tosh,Tosh hapu iko maka panti mu ebe a ozo else a gam agwa oha otu ihe gi di/ha ![]() ChineyeM Ndewwo.i hope na gi na nwanne gi nwayi na ebi na udo ugbua?Ya gazie @ibobabe,ndeewo na ogbako ndi igbo.ole tax gi?lol @all ya gazieeeeeeeeeeeeeeee @GC Iyke,ike gagwu gi. lol anam e missi gi G3 |
agwa bu nma nwanyi,omume bu nma nwoke ![]() @Topic,iru/ihu di nma adiro nma itu mbo But biko umu igbo e cherem na ilu a adighi korrect,infact o bu ihu di nma kwesiri itu mbo maka na nke joro njo,a jochala njo already,therefore o bu nke di nma kwesiri itu mbo ![]() @youngies,a puolam ![]() @rubi,hiiiiiiii e misirim gi ri nne fesse:ole ebe m gara oooooo ![]() cheri ca va? biko loghachite.bissou |
@Owl,am done with you.you can keep on ranting.Intelligent my ass.am bored,leave me be. |
@Michelin,lol ![]() |
@cHINENYEN BIKO gbahara.owu aka m,o gbara chamfa ![]() a kukwala nwanne gi nwanyi ihe biko,no matter ihe o bula.i soro ire nwanyi sef,i nwere ike i me aru.just dont mind usimanu na ike anyi nile nara na ire. ![]() ndewo nwoke oma |
@poster,look the other way jare.Unsolicitated advice and amebo is of the devil ![]() |
@topic,not a MUST.i personally wud want to stay 2 yrs after wedlock b4 having kids.Have fun,explore and erhmm a little adventure. |
Queenisha:nice lines BUT sadly you and i know it aint obtainable down here ![]() poor souls,lost in the survival battle ![]() |
just 6 votes ? |
hmmn dramas and 9ja ![]() |
robertmms:ur vibrations tooooooooo mush. lol |
so 3ice are you a dengramite ![]() lux fiat,action,not words ! ![]() |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 829 830 831 832 833 834 835 836 837 (of 1020 pages)
infact o setia,m nara ha oso.e nwere m enough drama na real life,a choghim i add nke komputa to it.lol





