Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,158,090 members, 7,835,664 topics. Date: Tuesday, 21 May 2024 at 01:12 PM

Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady - Culture (84) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (121840 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (81) (82) (83) (84) (85) (86) (87) ... (100) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by otele(m): 6:19pm On Nov 11, 2009
agabaI23:

Dafur

Otele ka I na-akpo onye ara? O ga-enye garri central London etinyere ogwu oke. okwa ya bu sole supplier.

Kpachara anya gi oo.

hapu mugu ahu, next time a ga m etinyere ya combination garri na farina. ya richaa nke a, oga e bi na toilet for 2 weeks grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 6:50pm On Nov 11, 2009
otele:

hapu mugu ahu, next time a ga m etinyere ya combination garri na farina. ya richaa nke a, oga e bi na toilet for 2 weeks grin

Hahaha ! Amaghi m na I bu onye obi oma. Nani I bi na toilet for 2 weeks ka mma karia itinyere ya tusa tusa, oke rie onwuo grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by AndreUweh(m): 9:21pm On Nov 11, 2009
Ndi nwem, ana eji oherea na ekele ndigbo mere ka emume iri ji nke Igbo Youths UK (ICSN) ji ga nke oma. Otuto puru iche ga adiri ndi Ohanaeze UK chapter, Izu Anioma UK chapter, Amb. Dozie Nwanna, Mayor Mbachu, Cllr Anolue, Etche Union UK, Ibo media UK.
Ekele kwam ndi Anambra, Abia Enugu, Ebonyi, Imo na ndi Naijiria dum juputara na ya wu mmemme. Ogara nno nke oma. Chineke wu eze. Obi dim uto na onye Igbo ka mwu.
Ya ga ziere unu dum.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by grafikdon: 9:47pm On Nov 11, 2009
Ndi be anyi ndewo nu. Asi m ka m tinye isi ebe a, mara ka eke si nya anwu.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 12:20am On Nov 12, 2009
Chei, odogbu grafik biara nogbe taa. Eke dachiri uzo anya the anwu. Udo di
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by sayso: 1:59pm On Nov 13, 2009
udo odi kwa,umu oma ndi Igbo
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Maykelly(f): 2:26pm On Nov 17, 2009
i yah! iyah! iyahhhhhhhhhhhhhhhh!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!! grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 6:40pm On Nov 17, 2009
Ndigbo eji m unu eme onu!!!! udo dirikwa ndi husbandry na ndi singledry cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy
onwa mba na di too hot hahahahaha cheesy , biko unu nile di m n'obi.

Ify onye bukwa Throtle? shocked shocked shocked
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 7:56pm On Nov 17, 2009
Romeo
ndewonu.

Ify na-eru uju angry angry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by chamotex(m): 9:22pm On Nov 17, 2009
Igbo kwenu oooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooo grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Nobody: 11:56am On Nov 18, 2009
May as well have a quick show-face here.

Igbo Kwenu! wink
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 12:16pm On Nov 18, 2009
Haha Siena and Chamosex

Nnoo nu
Oche dikwa!
Kedu maka Oliaku?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by nwauwa(m): 2:01pm On Nov 18, 2009
agabaI23:

Romeo
ndewonu.

Ify na-eru ujuangry angry
Eziokwu?Onye nwuru?Gwa ya jide obi aka,God gives and takes.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 2:28pm On Nov 18, 2009
nwa-uwa:

Eziokwu?Onye nwuru?Gwa ya jide obi aka,God gives and takes.

A ga m agwa ya. Daalu!
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 6:13pm On Nov 20, 2009
ify, ify m o, umunne m elee unu eee. . . biko iwe ewekwala unu, i was not around . . . . . . ify, kedukwanu maka ekeresimesi nke afo a? ara adaala m flat. ego agwula even credit anoghizi. emesia ka anyi hu cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by platinumnk(f): 7:43pm On Nov 20, 2009
Siena grin:

May as well have a quick show-face here.

Igbo Kwenu! wink

Igbo Kwenu!! grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Nobody: 1:41am On Nov 21, 2009
platinumnk:

Igbo Kwenu!! grin grin grin

Kwenuuuu yaaah!
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ezeagu(m): 2:34am On Nov 21, 2009
Unu di?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by throttler(f): 10:21am On Nov 23, 2009
ewo! amaghim na ify na eruju, ahubeghi mu ya na threadia since last week. ify, chineke nonyere gi na oge a.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 6:09pm On Nov 25, 2009
gini mere ify m cry o na eri uju maka gini? cry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by SamMilla1(m): 2:22pm On Nov 28, 2009
UMU NNEM , Kedu ka unu mere ?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by AndreUweh(m): 11:02pm On Nov 28, 2009
Ndiigbo anam ekele
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 1:28pm On Nov 29, 2009
Ifyalways, iha innnaaaaaa eme, anama ahu gi, ify stopuo ihaaaa innnnaaaaaaa eme, ify iga atutakwa ime. Ify? shocked
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 3:52pm On Nov 29, 2009
@Nwa-uwa,Throttler na Darfur,dalu nu.Nna m nwuru. cry
Ikomi,i bu congo-meat. angryOle ihe m na eme?i huru m na nro? angryGbarakwa ogwu gi nuo oooh,infact,e nweghim efe gi today. smiley
@Fake kiss ozi i siri anwuruoku rutere eluigwe wink
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Afam4eva(m): 4:41pm On Nov 29, 2009
Ndi-igbo Kwenu, aname kele ndi-igbo nile no na nairaland.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by nellaluv(f): 8:17pm On Nov 29, 2009
Ndi igbo aname kele o. Nnon.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 9:18pm On Nov 29, 2009
ifyalways:

Ikomi,i bu congo-meat. angryOle ihe m na eme?i huru m na nro? angryGbarakwa ogwu gi nuo oooh,infact,e nweghim efe gi today. smiley

Anu ndi congo? angry, keee kwanu ebe anee ere anu na congo? angry, echem ma ana ere anu by weight (measurement), Ify anu owu garri? angry

Inshort nwa gaaa akwa sum iwe soon. angry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by TheSeeker(m): 11:49pm On Nov 29, 2009
E kelem unu ooo. Ahu o di onye obula? cool
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 6:04pm On Nov 30, 2009
@ify cry

hewu, nne ndo o, amaghikwanu m, hei, chukwu nonyere gi o. o ga adicha mma. jehova gives jihova takes cry . . . ndo o, amakwanu m ka osi adi cry cry cry , enwere m idea, cry . . . chei . . . ije uwa. mana ikwesiri ikele chineke maka onyere gi nna zuputara gi iji wuru aghogho di mma . . . nne ndo inula? cry

hewu, ify m cry . . o dim n'obi cry . . . ada bekee . . cry kiss kiss kiss kiss cry

cry cry cry cry cry cry cry cry kiss kiss kiss kiss cry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 6:22pm On Nov 30, 2009
fake
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 7:02pm On Nov 30, 2009
gini wu fake angry i na acho igwa m na onweghi onye nwulariri ify? eh, agaba-mkpum grin

gini wu fake?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 7:43pm On Nov 30, 2009
ifyalways:

Nwa-uwa,Throttler na Darfur,dalu nu.Nna m nwuru. cry

Ehhhhhh Ify ndooooooo, when did this happen? How old is he?

Sorry I missed it the first time I read ur post.

Ify omaka nwa ndooooooooo. cry

(1) (2) (3) ... (81) (82) (83) (84) (85) (86) (87) ... (100)

Oruko Amutorunwa (generic Names In Yoruba Culture) / Igbo Architecture | Ụlọ omé n'Ìgbò / Ethiopia-the Birth Of Nations-the Origin Of The Green, Yellow And Red Flag!

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 22
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.