Toshman, toshmann: umunnem nile no na nairalandi, udo diri unu o, babyosisi,eddy nwa nma, 2fine4me, ugwumba, donzman, radiant(ike--- ) wormed up, superman, 9-2-5,ma ndi m chetara, ma ndi m echetaghi, ya gazie o, afo ohuru dirikwa unu mma o, chukwu gozie unuoooo, maka ndi iro unu, afo du kwa ha n'imi oooo, otolo gbakwaaa haa ooo, atumbala biakwa ha oooo, ha burukwa ognenye onu ntu iseeeeeeee afo 2006 gbara aka lawa oooo afo 2007 buru ngozi chukwu bia gozierem umunne m ooo aaaaaaaaammmmmmmmmmmiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiinnnnnnnnnnnn.  Ise oh! Chukwu gozie kwa gi Nwannem, ogadiliginma. |