₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,325,110 members, 8,420,390 topics. Date: Thursday, 04 June 2026 at 06:21 PM

Toggle theme

Otele's Posts

Nairaland ForumOtele's ProfileOtele's Posts

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 13 14 15 16 17 18 19 20 21 (of 38 pages)

PoliticsRe: Northern Muslims Demand N105bn Compensation From FG For Genocide by otele(m): 12:38pm On Oct 04, 2012
tunshe: “There are more Christian killers than Muslim killers in the United States.”


http://www.youtube.com/watch?feature=player_embedded&v=eH0YYic_JpY
1. There are far more "Christians" than Muslims in the US
2. Those killers DO NOT kill in the name of Christ or God. The Muslim killers kill inbthw name of Allah or Mohamed. That's the difference.

Toni Blair's sister in law converts to Islam- and so what? I should jump up or what? How does that affect the price of chicken wings at KFC?
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 12:29pm On Oct 04, 2012
ifyalways: Hehe.
Ezigbo independensi. Nsi a buro kwa nke ntakiri.

Bia, ö putara na nmai boys nwuru n'ulo m na Monday ka na-egbu ha up till now?ebe a juziri oyi ka 'dame patience'.

Lol
Guys na ewe iwe na mmaya añuru n'ulo gi enweghi "happy ending". grin

Maria-G:
Kedunu Tosh m?
Anuru m na Felicia a.k.a felimbombo has come to take what is hers. Ogbaaghara nu na the tosh family now, maka nwunye toshman is on high alert. This felimbombo is a FIFA approved husband snatcher.

Meanwhile otu nwa bekee kpotara obele nwa do 3 yrs old na Cincinnati si na owu nwa tosh. And anuru na de nwa yichara toshman ofuma. This is the 4th away match child tosh na amuta. Outside his real wife na amutabeghi nwa at all.
So wahala is around the corner for tosh. If ihughi ya ebe a in the next 2 days, gaa choo ya na mental hospital.
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 7:35pm On Oct 01, 2012
What if by the time anyi richara de rice odila too late ila, and we have to spend the night na ulo gi, any post--rice-night-action? cheesy------with a happy ending? Anyi likiri happy endings. wink especially na happy hour grin
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 7:26pm On Oct 01, 2012
Yeeeee happy independence cheesy


https://www.youtube.com/watch?v=reModLpEloc

Yeeeee

Ify how far? After the rice, what next.
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 9:49pm On Sep 29, 2012
toshman anarala gi maria gi o . . . aka m adighi kwa ya grin
alakpurula m. chi ejiela. cool

biko gwara m ify na m choro ihu ya
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 8:45pm On Sep 29, 2012
lol grin

maria adaala ogu taa.
ka m ga zuta popcorn . . . m ga agbara anya m xmas taa

maria-cup 2012 semi finals
toshman vs antivirus
round 1: cheesy
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 7:53pm On Sep 29, 2012
toshman i wu anu mpam . . .confirmed angry
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 7:23pm On Sep 29, 2012
aga m a like e meet ify in person . . . adi m sure na ify wu nwa daddy.
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 7:18pm On Sep 29, 2012
toshman, asi m ify may be a virgin . . . i did not extend that to you . . tongue
i wu arabanko-originale-ab-initio . . ishi na afo nne gi kuwa nkwa grin
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 12:51pm On Sep 29, 2012
Story
Ugbua ka m mere understand ihe mere iji choose pres-elect of all people to be your bobo. Pres-elect na amaghi otu eshi eme ihe ahu. Okay!!! Everything is falling into place. Wow!! Why didn't I see this all this while?

Just like that girl m gwara gi na Enfield. The girl ekweghi ka m Mesa ya aka for a whole year. Everday m gbara gawa east-London na nke one merciful girl na emepuru uwa dum. Whereas m nwekwara girlfriend na Enfield ebe m no. Now gi na pres-elect na eme enyi yet pres-elect is said to gbala ncha. How can that be? Bc onaghi enye ya. Chei!!!! cheesy

Ify the virgin cheesy. Ify no worry, virginity wu something to be proud of. Lol. I remember mgbe m wu virgin. But in case ichoro itiwa de virginity, no fear, okpukpu anoghi na ihe ahu. Ogaghi emeru gi ahu. grin

But seriously Ify, I ga añuli 3 pints of Heineken?
Lol. Okay no wahala . I will teach you.
Foreign AffairsRe: African Union Should Be Abolished by otele(m): 3:19am On Sep 29, 2012
Swim to where? US navy is patrolling the seas there. grin

By the way, what is Bantu?
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 3:04am On Sep 29, 2012
I hear you. Ihe a wu ihe one chick na eme oge m nu Enfield college. Na act bad girl everyday. Until one day ayi gaa bar iñuru mmaya. The girl ñuo half pint of Budweiser etinyere sprite nwee headache si m bia kpolaa ya before mpa ya amata na ogara bar. Onweghi boyfriend. After sometime m mata na Onwebeghi sex self grin ajukwala m otu m shi mata na o wu virgin. Agaghi m aza gi cool

I'm suspecting you now. Bc any arabanko girl agaghi aputa na ekwu ya anyhow. Girls wara Anya na eme ihe ha quietly. Ify gwa anyi eziokwu now, okwa imebeghi ihe ahu?

Hapu akuko ahu I na ako otu isi bie England Ireland Italy etc. AMA m how far.
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 4:32am On Sep 28, 2012
Otele mgbeke,
otele mgbeke adokaala uwe otele,
odokaala uwe otele o
cheesy

Cha cha cha cha Igbo kwen yaaaaa cheesy

Ify, gi na akuko ifo gi a. Infact the way Ify ji akpa agwa here ebidola m mewe suspect na Ify may be a virgin in real life. The girl wu nwa daddy, everytime ya abia nairaland na act like bad girl. I know her type. Even toshman sef, may be a shy person in real life. Bia Internet na ekwushi mmadu nti.

Mba, I've changed my mind, toshman ga awu arabanko for real. But Ify I'm suspecting na Ify wu very quiet babe in real life.

Anyway, Ify chotara m correct Igbo babe ka m ji jide onwe m o. Last time m gara Amsterdam, ha wuru m Mmiri oku. Ahu agbuchapu m ebe m na achi nwayi. Biko I need calm Igbo babe ishi Zuru oke.
PoliticsRe: Patience Jonathan Battles Parkinson’s Disease? - SaharaReporters by otele(m): 4:47pm On Sep 27, 2012
something is really wrong with this aso rock.
since june 12 1993 it has been haunted
abacha went in, left in a body bag
Abubakar went in, ran out within a year . . . in peace
OBJ went in, came out without stella
yaradua went in . . . . . you know the rest
Now this . . . . . now they will spend all our money treating this woman abroad.

can't they get the message from th gods . . . . build our health institutions to global standards or else . . . . cool
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 2:20am On Sep 21, 2012
ifyalways: I kpasuola m iwe. A ga m arikwasi gi n'elu nye gi punishment kara aka.
Choi cheesy
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 12:13pm On Sep 18, 2012
achi4u: but mara na love gi ka na 'ama.m ahu jijijijijiji'gringringrin dis no be laffin matter Ocheesy

One love
Achi I've told you many times, Mara ihe I ga eme this your akwukwu(epilepsy) grin
Akwukwu na adogbu gi, gi si na o wu love cheesy ga now hukwa doctor Anya.
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 10:10pm On Sep 14, 2012
@agaba
So I na acho igwa m na o wu toshman kpotara gi Felicia and not vice versa?
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 8:02pm On Sep 14, 2012
agabaI23: Ekwuru m eziokwu.
Zaa ajuju m juru gi

Did you or did you not kpaala with Ify, and then goaded pres-elect into ikpa with Ify?

Did you or did you not, chuola some Akwuna called Felicia after which you fixed the Akwuna with toshman?

Did you or did you not chuola nwayi luru di Ana akpo babyosisi?

What happened to Asa baby Ana akpo nnenneigbo?

Zaa ajuju ndi a. Taa wu panel day of reckoning angry

Lol grin
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 6:18pm On Sep 14, 2012
Onye ashi angry

Anuru m na gi na Ify kpara before gi handia ya over to pres-elect.
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 4:54pm On Sep 14, 2012
I stand corrected
Toshman ochuu Akwuna grin
Agaba ochuu married women grin
Otele, foreign observer wink
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 4:36pm On Sep 14, 2012
Biko umunne m threadia wu sacramenti ndiigbo nairalandi. Anyi achoghi esemokwu ebe a. Onye emekwala mkpari obodo onye ozo ma o wu village onye ozo. Igbo wu otu. And threadia wu ebe anyi na abia achi ochi( maka ndi na aju na enwere ihe bara uru na threadia)

Threadia wu ebe anyi na achi ochi eme ihe ochi, chokwaa nwayi(toshman), gbaa ncha( pres-elect) chuo akwuna(agaba123), chuo nwoke(ifyalways) see foto(odumchi)
Udo diri unu all
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 12:51pm On Sep 14, 2012
Bikonu ihe a unu na asu o wu Igbo ka o wu ihe ozo?
odumchi: Ngen mere mgbe owula i vuru ebe ndi ive na ańu ońu I ma asiriri ka I bia kpasuo wo iwe?

Ekuo nke a ngeni? Ava gi o wu "N'onye achi kwa"? grin
Christianity EtcRe: Would You Be Offended If Your Pastor Preached From Their Ipad? by otele(m): 3:29am On Sep 14, 2012
Welcome to the 21sr century. From my bedroom, with my iPad and iPhone and iWhatever, I will worship. No need to go to church then( pastors won't like this one o bc it means no Sunday collection) grin
Afterall I watch TD jakes on yOutube, why should I go to church if I can worship in my bedroom and fellowship with the brethren using technology cheesy
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 1:17am On Sep 14, 2012
Ify kedukwanu ihe m si gi mere m? E neediri m Asa Igbo omaricha. Anuru n na I na ahazi umu Asa for umu boys. Anukwara m na o wu gi haziri Maria Goretti for Toshman. Biko nyere otele aka. O di oke important
CultureRe: Ndi Anambra Ka Anyi Gbakobanu Ebea Mata Onwe Anyi! Anambra Obodo Dike! by otele(m): 1:02am On Sep 14, 2012
NRI PRIEST: Oga akamma ma imepee threadi nke ezi n'ulo gi....Kedu ife I loo ?
Iji okwu
CultureRe: Ndi Anambra Ka Anyi Gbakobanu Ebea Mata Onwe Anyi! Anambra Obodo Dike! by otele(m): 11:31pm On Sep 13, 2012
Anambra kwenu!!
Ka m ga mepere nke ndi mbaitoli local govt.
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 3:58pm On Aug 31, 2012
ifyalways: @ otele, Otele kpachie gi ebe ahu!!! angry angry
A huru m na gi na tosh raga nshi .
Ify, awu kwa m onye nke gi o. Anu m your side. Imaghi. Owu tosh wu public enemy. Ohuru-nwayi-kwe-onwu. grin
Adi m happy I nu na pres-elect di alive and well. cheesy
But elee ya undecided ?

Meanwhile, Ify, nwa Amsterdam ahapula m. Amuru m na I ma ka esi enye guys nwayi. Biko chotara nu m Asa di capable. Biko Odi m osiso. Before otele mgbeke adokaa uwe otele cheesy
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 4:14am On Aug 30, 2012
odumchi
ihe a wu egwu blackpikin ga aguru adabekee grin

bianu o, owu eziokwu na pres-elect amaala udo? huh haa!
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 3:39pm On Aug 21, 2012
Hiaaaaaaaa shocked shocked
Ify do something
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 3:26pm On Aug 21, 2012
Aka apukwala gi na ya angry
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 3:21pm On Aug 21, 2012
Nnaa eeh undecided
Ify lekwanu Anya o shocked
O dikwa serious . Kedu ihe aga akpo nke a. O wu tosh nyere Maria touch and follow, ka owu Maria nyere tosh something. This is not the tosh we know undecided

Abracadabra
CultureRe: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 3:13pm On Aug 21, 2012
Ikomi: Don't even try, nwe'ike emeri ify na that area. Ima na Ify mepere ulo akwukwo ebe ona akuzi technics i.e (uzobuna) esi aku okpa.

Otele be warned don't even try. undecided
Hahahahahaha grin grin grin chei, eche m na iñuru goof. I na a try ify grin Hot Ify Kara aka.

But on a more serious note, anyi ga anu ngaa tosh amaburu nwayi ebe a luo. Ihe a adikwala serious o

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 13 14 15 16 17 18 19 20 21 (of 38 pages)