Otele's Posts
Nairaland Forum › Otele's Profile › Otele's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 12 13 14 15 16 17 18 19 20 (of 38 pages)
More vibes from toshman nice chatting wt u love. dream the love and love the dream.Owughi taa ka toshman dewere poems. Nnaa odika m ga aga ka toshman kuziere m vibes o. The guy di too much. |
I don die o. Toshman is too much. This is what toshman said to mukina as far back as 2006 sweet dreams love.Nwanne inwere vibes chei, no wonder. |
Ify, a like kwaram style gi o Iji style choo itisa tosh na Maria so that my equation can move on smoothly ![]() Biko jisike, m ga adi very grateful ma I nyere m aka nweta Maria from tosh. I promise to make Maria live with me happily ever after ![]() |
achi4u: 1,* + # =ify & darfurIfy take note of this solution by a mathematical analyst ![]() achi4u: jesu nwa-david.....Meanwhile nwanne ihubekwa doctor maka akwukwu gi a? Nwanne ihe a wukwa epilepsy o, owughikwa love. Lekwa ka Ina anwu. Mee gaa hu doctor. |
Deal? ![]() |
ifyalways: Lol @ equation Otele. Nke a wu ezigbo simultaneous equation. Ole kwanu ebe i debere Nwa Darfur na maths a?The equation wu for human beings. Anuru m na darfur awughi mmadu. Tufuo onye ahu, kporo T-Bobo lawachaa. Odabara gi na ya. Odabakwara mu na Maria G maka mu na ya wu ndi Obi umeala. Darfur nwerike gbawa ncha for now. Enwere ncha put ara ohuru. O ga aliki ya. That way darfur adikwa happy. |
Achi hapu okwu. Toshman neediri somebody ga eme ya aru na bed. So that o ga emechi onu for once. And Ify wu that person. As for Maria, no stress, o ga ekwe. |
Toshman na ify ![]() Ify iji style like aa toshman. And toshman is not hiding his mind ime Ify "something" . Ify achoghikwanu inyetu toshman "something" . . . . yet. So lets make a deal. Toshman, since ihe Ify ka ichoziri now. And I've verbs asking Ify to recommend an Igbo asampete for me, why don't you, toshman, hapuru m Maria G, that way Ify ga akporozie gi final. Also Ify ya Wuruzia style iji fax-iara m Igbo Asa indirectly. Then I'll be happy, Maria will be happy too bc I won't run around with other women, Ify a dikwa happy bc ya na toshman matchiri onwe ha, toshman will be happy to bc oteela oji chowa iri Ify, evrybody is happy. Deal??! ![]() |
ifyalways: Imela Odumchi. Ihe anyi choro bu udo, nchikota ndi Igbo nile, oganiru ala Igbo na i nyere onwe anyi aka.Ify onye aruruala, I nyere m fake address M ga daba na hospital ndi ara. Oyi tugbuo gi there |
Okwa Igbo ka anyi na asu na threadia ? ![]() |
M ga abia kwa o ![]() Ayi na abia. Dikwa ready ![]() |
lol,antivirus jirikwa nwayo o ![]() toshman ga egburu gi onwe ya o. but mrs toshman, anyi na enwe obi oma ebe a . . . ama m na iwu onye obioma(azonto levels ) mana bikonu anyi choro udo ![]() antivirus wu nwanne anyi nwoke kara aka, gi wu nwanne anyi nwayi mara mma . . . udo diri ndi igbo nile |
Antivirus92: anyi na unu gbara obele agbat- obi.anyi na unu gbara nnukwu agbata-otele ![]() |
Only The Exceptional Live Excellently ![]() O nly T he E xceptional L ive E xcellently |
"great great grandson of adagaduga . . . " birikwe ooo ![]() the heir of umumkpi ![]() so aha village gi wu umumkpi? why kwanu eji adi surprise ma i na achu pieces ![]() |
a ka m gi mma ![]() |
armyofone: The country's students union should NEVER let the issue die.this brings me to an issue. . . why is it that nigerians can riot for changing the name of UNILAG but this kind of thing happens and people just hiss and go online? plane crashes, insecurity everywhere, violence etc. without exonerating the murderers of aluu and their tacit supporters who watched and filmed the "show", i must say we should never forget that this mess is due to failure of govt. if we had a real police force, this cant happen. yet we see police everyday on the road harrassing travellers for chicken change. i'm sure policemen were somewhere not too far from aluu looking for money from passengers while this was happening. nigerians na wa o |
toshmann: He he he he!!!!! Ka m chia ochi iwe toshmann: He he he he!!!!! Ka m chia ochi iwedi anyi, ma ikpogi m aha o wu anyi agaghi ama na ilotala ka m jidekwa agbusi ahu na acho igba m ![]() anyways, welcome back, anyi jikwa style missie gi o ![]() |
Eze promoe ndewo o N'ezie, video Umu uniport ahu gbawara m Obi. Nke ka njo wu na m na Anu na ihe mere Umu mahadum port harcourt awughi ihe ohuru na naijiria. Anuru m na udi ihe ahu na eme regularly na aba, onitsha, Lagos etc. bikonu, owu eziokwu? Lalaosky, Odika owu gi na achizi ugbua. Ebe toshman mere disappear, oche eze agaghi adi empty nu ![]() Ify, Ihe mu na gi kpara, how far? Aga m na achighari gi n'ike n'ike. After all otele gi adighi bad for otele ![]() |
Hope is not a strategy. We have to do something to prevent this kind of stuff in the future. The fact that this can happen in 2012 says something nasty about us as a nation. |
Goldieluks: This is no time to cry. This is time to take Revenge!Actually revenge is not the answer here. Justice is. And perhaps more importantly we should tell ourselves that this should never happen in Nigeria again. Can we . In the Nigeria that I know, it will happen again. |
lalaosky: onye di bu tosh a self?...maria kpoputa ya ka anyi kpe ikpe once and for allMkpa abu ndi ara eee So Maria, ndi gi na ha soro melaa toshman gbara plural? Unu kpotakwara anyi toshman anyi. Kemgbe achi4them na unclevirus ji wuo their plan, onweghikwa onye nuru olu toshman. Toshman, Onwe kwa ebe inu, putakwanu. Ama m na imewela hide somewhere na eme observe. Onye aruruala ![]() Noro there, Maria enyi gi nwayi ka Umu guys na alu ogu onye nwe nwa. Lol. Ka ijila style mee abdicate? ![]() Toshman onye ojoo. Anuru m na enwere new set of ndi ojoo na threadia. Ha ma onwe ha. |
nigeria is swimming in sin and wickedness! may God have mercy on this country. the innocent blood shed in this country since 1966 is crying out to heaven everyday. it will need a radical cleansing to spiritually turn this country around. cant say more than this |
pres-elect:keduonye na akpo m aha ngaa . . onye obula kporo m aha, akpa school ya![]() unu mara nga unu ha pinyuo nwa mama, gaa marakwa nu ihe unu ga eme, before ihe a apuo world court na hague. achi na virus na maria . . . . . elee tosh? ![]() jackpot: Igbi bu igbo, mma mma nuohmm, jackpot ndewo . . . asi toshman nu here now, jackpot for no rest ihe ga apu ya n'onu wu"brand new asa" ![]() |
Ify ihe my na gi kwuru kedu maka ya? Biko choo rom any clean chick na asu Igbo ka mu na ya kpaa. Ahu na eme m toshman-toshman ![]() |
ifyalways: umunna bikonu oh!Otele na esoghari gi n'ike n'ike. . . Ify, otele na n'ike n'ike rhymuru well well. ![]() Na otele esoghi Ike, owu ara ka o ga eso? Ara o na anyu nsi? Biko gwa Maria ihe gbasara tosh, o di ka ahu emewe la ya irukwuru |
Juo Ify. Ify ma many things. |
Maria-G:Ya wuru ashi ka m shikwe n'elu osisi ede daa na ala Ya wuru ashi, ka Ify nyekwa m happy ending after rice Ya wuru ashi ka m gbara oto saa ahu taa Toshman ji Umu ise. From five women. Imee add nke gi ya awuru six. And ha Nile nwere de same name, tosh jnr. Otu wu nwayi, aha ya wu queenosh. |
@ Tunshe When was the last time( or first time) you heard somebody killed another person because a cartoon was drawn about Jesus in a far away country where the killer has never been? When was the last time (or first time) you saw a riot in a city because a loner in another city in a far away country made a bad statement about Jesus many years ago? You have no idea how the rest of the rational world views Islam. I hear this story all the time about " o these guys don't represent Islam bla bla bla" and yet, the so called rational majority of Muslims are not doing enough to convince the rest of the world that violence is not Islam. We saw people rejoice when 9-11 happened. We saw people express anger when bin laden was killed. Think dude. Your religion has been hijacked by lunatics. They have become the face of Islam in this generation. Until the rational Muslims step up, Islam will be viewed as a violent religion. |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 12 13 14 15 16 17 18 19 20 (of 38 pages)
chei, no wonder.



