Otele's Posts
Nairaland Forum › Otele's Profile › Otele's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 14 15 16 17 18 19 20 21 22 (of 38 pages)
Ikomi:So "MariaTosh wu nnunu gbara abuba? nnaa tosh na maria( MariaTosh) gbagakwa first ebea oIyiri Agaba123.Tufiakwa!! Ify bupu asu. Ihe a wukwanu ikwu ka ikomus na ekwu gi. Imakwa otu ihu agaba di? ![]() |
ifyalways: Ngwa, a biala m. Kedu ihe i puru ime, eh Ikomi?Challenge of the century!!! Ikomi over to you. I choo condom I nwere Ike juo Toshmann na onwere nke omeforo( I doubt it. Anurum na Toshmann alaala skin dive metamorphosis) Ifyalways aka ifynkwa si gi "abialam kedu ihe I ga eme' chei. No worry anyi agaghi agwa pres-elect. By the way bikonu nyerenu aka chita correct Igbo Chick na threadia ka m sorokwanu ibe m chia. Ifyalways anurum na owu gi fixiri tosh na Maria. Nyerenu m aka o. Mee recommendation. Nwa amsterdam ahapula m. |
Maria-Goretti:Odika onye obula na threadia is hooking up with someone. Hmmn. M ga abia chokwaa nke m o. Ebe tosh eze egwu mechara wuru celebrity ![]() Who will be my babe?? |
Lol Akwukwu na adogbu achi ya si o wu love ![]() |
@poster This is simple. Can you cope with catholic children? D'you feel happy in you marriage despite her alleged deception? If the answer to any of these questions is no, leave the marriage now before it's too late. If you have kids already, stay put. If not leave. Na u know yourself. People with low tolerance level are advised to marry from their own denomination and their own race. |
ifyalways: Otu ocha!!! ndi mbano ![]() Achi ji Akpa amu ya gworo ogwu ego.hapu ya.lolololo kedu ihe akpa Amu na ari ibe ya elu na threadia? ![]() achi4u: lovu gi na ama-m ahu jijijiNwanne o wu kwa akwukwu o ga chokwaa doctor ugbua. Ihe a wu epilepsy owughikwa love |
Liverpool is a below average team. Confirmed! ![]() |
Ed Davenhill on Twitter: "West Brom starting squad costs £22.3million, Liverpool's £171.8million. Jeremy Peace and Dan Ashworth have made us a model club." ![]() |
@toshman toshman is leading here ![]() @blackpikin, why adabekee ji hapu hi now? @pres-elect and ikeking Lol preselect Biko atakwala akpa Amu ikekings @ifyalways Are u from mbano? U just used their "national anthem" Ndi Igbo anyi unu di funny. ![]() |
idi amin predicted the black US president and secretary of state . . . decades before it came to pass https://www.youtube.com/watch?v=PstYhVPA7AM |
Antivirus92: Ify,odunnu,adabekee na-akwado nu onwe unu maka aham bu ome -ito.nwanyi ato kam ga anu and unu ato dim mmaheheheheheee pres-elect ga eme suicide here o . . . . lol you guys biko leave ify for him. he has no hope of getting another babe in his life. meanwhile onwere onye nugoro maka toshman na nwunye ya? since the woman ji kuchaa ya ihe, tuba ya na children emergency room nobody has heard from tosman again. odikwa serious . . wow |
:Dotele agbaaaaaalaaa nuooooooo :Dotele agbaaaaaalaaa nuooooooo otele mgbeke, otele ahu ishiri. onye nyuo ya cheta ibe ya oooo oji ngaji eri chetakwa ndi ji aka ndu mmiri ndu fish. asi na gini mega na stadium olympic? onye na alu onye? otele gbakwara there life. onye o na adighi mma, ya kpoo ishi na trailer bu aja. |
Lolololol Something me gakwa na threadia. Yes, please, Ify and pres-elect, kedu ebe unu dosara toshman the bobo? Okwa unu na nwunye toshman emeela meeting kugbuo bobo nkirisi? Gakwaanu children emergency gaa kpoputanu ya. Tinye ya na adult ward ![]() |
Ify na pres-elect, unu Mara ihe unu mere toshman Biko ga mezie nu ya ka toshman lotakwa. Unu nakwa na nwunye toshman wu madam helele unu aga gwa ya na di ya na achu nwayi. Now see, toshman is silent. Odi ka the woman kuru ya ihe baaaad. Even after o gara hospital I think the woman e tinyela ya na time-out toshman di grounded. No phone calls, no Internet, no movt. But unu ga ebuzo lee na odikwa ndu. Maka ihe obula mere toshman, obara ya nu unu n'ishi o. Aka m adighi kwa ya. |
Heeee! Unu gbadakwa Cincinnati ga maranu ihe mega toshman. E be as e get o. Anyi noro here, nwanyi Ike a kugbuo toshman, then Ify achara "ihe" toshman, nke toshman agaa just like that. Na wa o. Pres-elect I'll hold you personally responsible if anything should happen to toshman. How can u set him up for massive domestic violence from his abusive wife. ![]() Berra do something ASAP! ![]() |
ifyalways: ROFL.Gini gbasara m?O nwere uru Tosh na abara m?Owu feli na ndi well wishers ya ka o ga-ewute,not moi.Nani otu ihe ka m nwere ikwu,biko tupu egbu o Tosh,unu bepute "ihe" ahu nye m oh.O ga abara m uru someday.Okwa unu no here pres-elect aga sendia nwunye toshman message. See? For sometime now toshman agbaala silence mode. Gakwaa choonu ya na emergency room. Even self, reports m na eme receive from Ohio si that nwunye ya kuchara ya ihe ga dump uo ya na children hospital Cincinnati. Imagine!!! Dimkpa dika toshman ka a kuchara ihe wusa na children's hospital. Unu ahula . But nwunye toshman wukwanu Agu o . Ya erie toshman ka umuaka, even sef chefuo na toshman wu dimkpa, jiri aka ya busa ya children's hospital ![]() Na wao |
Hottestbuoy: What a'Bleep!! Mehn!!! Dont we hv Requlators in ds coun3?is it that they hv all bin bribe wch i would not be surprised at all..qosh!! This advert really sucks 4 shezzzyyep, they took the bribe. and now they are using the bribe money to drink away their time while the rest of the world moves on so now, what'you gonna do? |
pres-elect: eji m obioma m nile n'ario gi pres-elect bikokwa. ichoro igbu mmadu? ichoro ka toshmann gaa emergency room? mbakwa biko emekwala nke a. nwuyne ya ga akugbu ya n'aka. o ga agbaji ya ukwu na aka. biko nnaa, o o. biko. ify tinyenu onu na okwu a. lekwe ka a na aga ikugbu toshman ![]() odumchi bia soro rio aririo a o |
Odunnu: ihe na eme na obodo na!Yes, o wu ya. Felicia. Ha na akpo ya felimbombo. O dika de wu onye Italy but adighi m sure |
agabaI23: Otele mgbeke, kedu maka nnenneigbo?Juo toshman. O nwere answers to any question gbasara umu agbogho. |
Agaba wu specialist na ashawo level. ![]() O wu agaba na ewetara toshman ashawo anytime toshman choro the thing. Even sef, asi na enwere a particular ashawo ha abuo biara like very well. Asi agaba kpotara the Akwuna, tosh ekweghi akwu ugwo. De nwa kporo ha police. So police na acho tosh na agaba. Meanwhile the girl na aru na brothel ebe pres-elect na aru as dishwasher. ![]() Investigations reveal that agaba and Ify dated well well, agaba tried to fix Ify for Toshmann, but pres-elect gave agaba £5.00, agaba di broke, so maka 5 bucks agaba emee betray his good friend. So that is how Ify ended up with pres-elect. Now ashawo ahu agaba na tosh like well well is back. I can't remember her name. M ga check this thread ka m Chetakwa aha de Akwuna. |
Odunnu: bwhahahaha. Unu ga egbu madu na obodo na!Odunnu idara ya. 1. Tosh agaghi ezu Ike. Anya ga ato ya na the next babe o huru. Nwoke ahu wu Mr Okokpa Nwamkpi. Onweghi ihe ga eme ka o di settled as long as nwayi no around. 2. Ify agaghi aju oyi either. Ify wu hottie. Ahu ya di perpetually hot. Ify wu female version of toshman. And while mrs toshman is a kind of control over exesses toshman, onweghi onye ga eme Ify control. So Ify nu all over Europe. Even sef, BBC reporturu na Ify emepeela office na Japan. So nothing stop this duo. |
Odunnu: Ahu na ako gi na Tosh uko all da time.Hehehehe nke a wu eziokwu. ![]() May be I suggest tosh bia London on weekends ( ma nwunye ya kwe ya) bia mee ihe ahu with Ify. But then anuru m na toshman agaghi abiali London again. Maka ndi choro ikugbu ya juru na London. Na ndi otuwara ime gbafuo, na ndi police na acho ya , na ndi ashawo o ji ugwo etc. So may be Ify unu ga eme meet na France. Or Russia. |
Odunnu: Toshman wu ezigbo 'entatena'. Choi.Haaa before tosh aluo Ify or anybody else o ga eme nwunye ya divorce. Mrs tosh ga eji aka pigbuo toshman before toshman ahu Uzo ebe divorce lawyer bi gaa na page 44 threadia ka ihu photo mrs toshman ana ekwu okwu ya jirikwa bullet proof ![]() Jirikwa nwayo. And akuko m na anu maka 'boyfriend' if , 'pres-elect', o ga eme suicide na Ify hapu ya. Anuru m na de dude anaghi achutali nwayi owu ihe m nuru. O wughi m kwuru |
![]() Alakpumala m biko |
But toshman elee otu ishi Mara na pres-elect na agba ncha, na kerosene? |
toshmann: darfur gbagidere ncha like this mechaa gbaa kerosene by accident one day, chee na owu lotion ![]() Kerosene!!!! |
Toshman nwunye gi abiawala o ![]() |
toshman i naha aba mba. lekwe nwu ye gi n'azu ulo ka o na abia. gbanyuokwa laptop ugbua. aka adighikwa ya o. i,m going to bed. chi ejiela na london. achighi m iteta n'ututu nu na i gara emergency room ![]() jirikwa style gbanyuo laptop ugbua. anyi likiri gi ebe a, anyi achoghi ka inwuo onwu ike. ![]() lekwa madam hemehe na azu gi |
toshman nwunye gi abiwala o ![]() |
![]() Hahahahahhahahaha I go die o |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 14 15 16 17 18 19 20 21 22 (of 38 pages)

nnaa tosh na maria( MariaTosh) gbagakwa first ebea o


