Otele's Posts
Nairaland Forum › Otele's Profile › Otele's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 26 27 28 29 30 31 32 33 34 (of 38 pages)
romanus ataala mpataka ![]() romanus asi na owu m ka agwara ihea, aga m agbada USA now ga luo ezigbo ogu ga agba na BBC ![]() mkpari vs mkpari= mkpagharifuruzo . . . otele mgbeke ![]() |
o kwa Babyo ka i na akpo aruruala o . . .aka otele adighikwa ya ![]() |
anurum na agaba agala gwoo ogwu "reply and follow" . . chei, ike gwuru ![]() |
Gonorrhea:gono-gono me and you get something in common o ![]() find out ![]() otele and gonorrhoea ![]() |
hmmmn, how human being go de aswer gonorrhoea . . . . hmmn . . .na wa o |
chei . . . . soo ibobabe ekweghi alu m? hewooooooo otele eriela shi onye nwere obi oma bia si m ndoooooo https://www.youtube.com/watch?v=EPlRcoYj32c&feature=related toshman si m joro njo, erughi m iji atunyere ya, ibobabe agbaa m boot okay o, onye ajuru aju o na aju onwe ya . . . . uwa ga na aga n'ihu, maka o bu otele n'ekwu uka. otele alaaaalanu oooooo ![]() ibobabe nsogbu adighi, onye nke m ga abia o, until then, udo diri gi ooooo ![]() |
otele ataala ahuhu na threadia. common toshmann si na ya ka m mma. kiss hapukwa toshman aka o, gaa juo ase. toshman na emekwa ncha. ![]() toshman. . . amaghim ihe m ga agwa gi, ma were nkea . . ![]() |
toshman, kedu ije? imakwa na presido si na mu na gi bu otu onye ![]() |
@ibobabe nkea wu from cowboy otele ![]() https://www.youtube.com/watch?v=QgRq6-ug91Q gbuom ma anwuo ibobabe a gam ebere gi akwa o. ilughi m a gam ebere gi akwa o okwa . . . g'isoro agaba cigar na cocaine tawasichara isi(nke felimbombo taforo) a ga m ebere gi akwa o luo m o tupu m bido bewe akwa o. . . adibela ihe ihuru. |
lol, nwa ada ewepula photo ya tinye shoe . . . nne onyekwanu ka ichoro ikpo shoe nkea ![]() @ presido, o buru na ichoro ichu ibobabe gi ichuwa ya dika ndi ozo si achu ya. kedukwanu nke wu isi na m bu tosh. i mana tosh aluola nwanyi, soo ichoro iji style gupu m na ndi ibo babe na eme consider. kwusikwa ya. echi ugbua gi gwa ha na m bu onye akwukwu na ado. ogaghi erere gi ![]() @ibobabe nne biko tinyenu photo gi, maka ndi ga agba ncha m'erigheri, at least m nyoro enyoro ![]() olee ndi ogba ncha no ebe a . . . ![]() |
ibobabe:imeela ada mmadu. mana photo gi nke ugbua dizi catabolic bekeeogbarigo my red blood cells ![]() tinye high b.p na ihe ndi dokinta na akpo tacchyarrythmia he he heee ama m akwukwo ougbu a i wepula manchester gi, tinyezie liverpool, obutukwa otu premiership ahu ![]() maka na o gakwa e-take onye nwere correct liver i ga chykia gi . . ebelebe. . . [s]nne i gakwaranu etinyere anyi obere phone number . . ma obu e-mail addressi gi [/s]igbo lere |
ibobabe i naha aba mba . . he he heee. . anuru m na mpa felimbombo gara harikrishna na india. . . heheheeee harikrishna na okija abughikwa ebiri o ![]() zerekwa onwegi, maka the fire si india abia ga eburukwa gi na agaba at the same time. gbapukwa ka the fire hit-ie nani onye e sendiri ya . . agaba419. and b/c aka felimbombo di ocha . . as onye lover ya (agaba419) breakiri heart ya, oji ofo, jikwa ogu. agaba si na oga alu ya, oruo n'ikpeazu, ya a buru wuru wuru, wuru wuru agaba, onye wuru. . . agabaaaaaaaa ![]() ibobabe. . felimbombo sokwa na ndi ahu na ese goof, anwuru, na cocaine na brixton ![]() , amuru ya na jamaica, ya etoo na peckam, biri na brixton, bia now gaara fake india, with mpa ya ![]() aka otele adighikwa ya otele otele di yaagwakwala m gi. i na eso onye aha ya wu agaba419, lecturer of anatomy, mathematics(bedmatics), pharmacology, music and biology. father of 4 children with different women. onweghi nke oluru. n'agbaghari oso everyday na london. alarm obula gburu n, obi amapu ya, even alarm ice cream truck ![]() police na acho ya felimbombo na acho ya darfur na acho ya psychiatric hospital na acho ya ndi oshi o gwuru wayo n'achokwa ya umunne ya na nigeria na achokwa ya badly anurum na omere ha aru even sef, anurum na mpa agaba anaghi ekwe ga agaba na ejima ya nwanyi noro n'otu room ![]() |
otele efebatala ozo ooooo otele mgbeke eee ![]() n'efeghari up and down . . . efebatala m ogbako umunna. . . . . ehhm, faketan. . agaba419 . . . ahurum felimbombo na bus 279 na middlesex this morning. o na aju m ebe ibi, m gwa ya na i mere facial surgery changia aha gi, changiakwa passport na identity. . . si ya na i gbapula from UK, soo ya chefuo gi . . faketangaba419 emechaa m nye gi bill for ihe m rur gi this morning. so you have no wahala now with felimbombo. emechigo that problem for good. o foziri ndi uwe ojii metropolitan police. ha jide gi nke ahu gbasaziri gi ![]() ibobabe m oooo ![]() otele n'ekele gi o ![]() ihe ibu n'obi na adi aru m mma ![]() otele efepukwalanu o, ka m choo okwu somewhere else ![]() |
youngies:eriri ya wu synthetic . . onaghi adobi adobi ![]() imara ihe nile emere n'elu ya bu eriri, igaghi ekwu ihe a ina ekwu ugbu a ![]() and onye gwara gi na o di interested ikpuchi oto ya? |
ifyalways:hmmn, nke a ura na atu ify by 5.00pm he he he . . . eeeee . . .otele mgbeke ![]() |
youngies:i na aju ihe otele na acho na panty ify, ![]() ebe faketan gara biri full time note that faketan akwuola house rent somewhere now south-east london (beside darfurs junkyard hood)faketan ahapu ulo ya, gbaba na panti ify , nuo "rum" na e-flow from panty ify, the rum e mee ya o-changia aha from faketan buruzia agaba ![]() toshmann na aga ebe ahu9panty ify) for weekend resort . . to discuss official felimbombo affairs with fake even sef felimbombo na abicha ebe ahu n'emkwa with fake. . n'ime panty ify o . . ![]() yet i na aju m ihe otele n'acho na panty ify kedu ihe obama na acho na white house ihe ahu o na acho ebe ahu, ka otel, faketan, darfur, toshmann, echelon, romanus, echetara m echetaghi . . na acho na panty ify . . . i choro i bata? |
ify, amaghi m ma rum ojurugi ebe ahu idebere faketan ojiri nuo mmiri n'enweghi aha buruzia agaba. legodi nwa ndi mmadu edinyere london, ya aga gbaba n'ime panti . . . panti nwegoro many visitors ![]() ma ndi fire service ma ndi cleaning services . . ![]() dimkpa mmadu aburuzia agaba . . . ![]() but ify, i nwekwara ike tunye obere "rum" ahu changiri faketan to agaba ![]() onwere ike i-changi m from otele to . . . . . . ![]() |
rubi:gini mere aha m ugbu a ![]() ihe a wu aha nna nna nna ha gboooo nyere m. . . o di gi iwe? a-likiri m aha m, oburu na i likighi aha gi, gwa m , ka m nye gi correct aha. ify, faketan bara n'ime panti gi, by the time acid nile no ebe ahu takasiri ya ahu, ya aburuzia agaba . . hmmm . . . ime panti gi dikwa egwu o . . ![]() faketan+pant ify= agaba. . . . agaba+ pant ify=agaba 123 . . . agaba123+panti ify= . . . . . ebelebe . . ![]() ibobabe biko bia daa obi gi ka blood pressure m gbada |
haaaaa umuoma agbaalanu na threadia oooo heheheeee elewe ukwu . . . lekwanu acid drop . . . .gbuo m ma anwo . . ![]() ibobabe . . . . obi egede . . hahaaaa . . . odiegwu oooolee ebe mgaje? taa wu taa ![]() maka ndi iro . . . ![]() |
lady j ndewo, umuoma anyi ji eme onu ![]() |
otele agbaghachilanu oooooo ![]() otele mgbeke n'efeghari n'elu uwa ee ![]() ibobabe biakene . . . . . bia gwa m ihe ibu n'obi ooo . . oyi m o ibobabe biakene . . . . . bia gwa m ihe ibu n'obi oooo . . . oyi m oo ihe ibu n'obi, ihe ibu n'obi na adi aru m mma . . . oyi m o ![]() ihe ibi n'obi, ihe ibu n'obi na adi aru m mma . . oyim oo biko mesa m obi gi ka m n'aja gi mma . . . . oyi m ooo biko mesa m obi gi ka m n'aja gi mma . . oyi m oo |
otele agbaaaala nu ooooo, otele mgbeke ![]() anuru m ushi nwa ada mara mma ebe a ![]() bikonu, nwada igbo (ibobabe) kedu nke n'eme aka olee ihe meganu? ![]() otele n'ekwu uka. |
kedukwanu ihe bu aha gi na mbu? |
onye no0 ya eeee otele efebatalanuo oooooo otele mgbeke, otele ahu ushi ![]() n'efeghari na nairaland, o febatala n'ogbako ndi igbo, olee onye no ebe a oooootele n'aju ajuju oooooo |
that guy is not ugly. say the truth ![]() to be like that at 84 . . . the guy try. i hear he eats healthy and does a lot of excercise. however, he seems lost in his own world, surrounded by sycophants who are never scarce in africa ![]() he cant see the reality. it is called denial. shame on him. uh-oh i forgot he is shameless ![]() |
hmmmn, na wa o |
what's up gee ![]() |
listen, that name was given to me by my grandfather. it has a deep meaning and it is highly hallowed. dont play with it. i'm also planning to give the same name to my grandson to keep it in the family for generations. that name has been in the family for over 600yrs __________[b]Otele[/b], proud and sound ![]() |
jennykadry:ndi ara abiala threadia ![]() |
Ezinwannem: jennykadry:i am from amu-otele otunumous community in aji-ike local govt area of been there b4? ![]() |
just a few more olatoto ![]() ekwegide onwujuru ![]() akpuruegede ![]() igurube ![]() ekwempi |
otele agbaaalanu ooooo otele mgbeke otele n'ekwu uka na be nneka onye nsukka bi na iweka n'ulo uka nwanne emeka onye okwu n'uka otele otele, otele oma oooo ![]() otele ify, nke ojooo ![]() otele fake ahuru ahuru ![]() otele tosh nsi nsi ![]() otele darfur obara obara ![]() otele presido aji dada ![]() mana otele otele otele oma ![]() igbo mma mma nu o otele ekeleee nuoooo |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 26 27 28 29 30 31 32 33 34 (of 38 pages)


. . hmmn . . .na wa o




