Otele's Posts
Nairaland Forum › Otele's Profile › Otele's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 25 26 27 28 29 30 31 32 33 (of 38 pages)
hmm, dey sam, ibiala. ndewo obu m bu otele, onye nche nke mbu of nairaland. nnooo ![]() |
rampagain, iji okwu there , onwere onye jidere m final but owughi otele mgbeke central london. nkea wu nke m ji jide onwe m during the summer ![]() o si holland bia holiday, holiday agwula, otele agbaala nairaland again ![]() rampa, olee otu isi mata? o dika i wu amusu ![]() |
o di ka i na eme m confuse with agaba. esoghi m ndi ahu na achughari umu otele mgbeke juru na london. anoro m onwe m, anuru m na umu akwuna juru na spain na italy i ga nu akowa how far ![]() |
oziomatv:he he heeeeeee. . . . onu m shut up ![]() rampagain:bia nwa otokoto a, jirikwa nwayo o, tupu otele eteee gi okpo n'isi ![]() |
oziomatv:ihe inyotere, gi werekwa ![]() rampagain:i so na ndi n'echerem echiche onwu , tufiakwa. otele no go kwench ![]() next pls. . . . |
anuru m aha m, onye kpoga m ![]() olee onye no ebe a ugbua, i na aju onye nyuru ahuru, ma otele anyuhi ahuru, gini ka o ga eme? eeeh, gwam, gini ka o ga eme? o ga anyu shi nu. elee ke kara gi mma, na otele nyuru ahuru or shi? |
McCain = GeorgeBush the 3rd all of you guys there in america please don't f--k up again o. mccain is nothing but bush extention. just take 2 minutes to look at this. very important https://www.youtube.com/watch?v=sa20q2s2BRs&feature=related this is the republican machinery trying to change name. the devil is coming as an angel of light. be not decieved. the republican convention hardly mentioned the name republican party. the republican convention talks about change the mccain campaign metamorphorsed from a campaign of experience to one of change gentle mccain is now manufacturing negative ads(an obama too, unfortunately) mccains negative adverts are full of lies. if u must go negative at least say some truth. outright lies which continue shamelessly even after it is publicly exposed as a lie. yet people buy it. how can americans be so dumb. or is there something i can't see from europe? |
obama cant win b/c he is [b]w[/b]hite [b]a[/b]nglo[b]s[/b]axon [b]p[/b]rotestants |
south africa has lost 2 good heroes in govt, nelson and thabo. with jakob suma coming now, sout africa will soo be like the rest of africa ![]() |
onye ka ibu? a bum otele, onye nche igbo nke mbu of nairaland.amaghi m gi. kowasia onwegi ugbua |
otele agbaaala nu oooo otele mgbeke otele kara aka ![]() otele na anyu ahiri mechie onu ![]() ![]() |
anyway, i dont believe everything i see/read in the media |
after all, ihe ahu ina agbaghari everyday na acho na ahu umu nwanyi gini ka a na akpo ya? ike. gini no nime ya? nsi |
i nwekwara ike i bu ike nsiiiiiiiii2 . . no wahala ![]() |
una for cool down look at the politics wey de happen for naija. . . . wetin concern una with ame. ok i understand for person wey live there but at the end of the day, we be naijans. our own politics is pure rubbish |
![]() i don die o ![]() e go better for naija . . . abi? ![]() democracy, naija style. definition: govt of the people, for some people, by those people. |
Agbalanze:agbana dooooo, agbana ekene m gi oooooo |
onye na amaghi aha oga edere onwe ya, ya gwa otele ka otele choro ya aha mara correct mma |
i wanna wake up with you i wanna be there when you open your eyes i want you to be. . . the first thing that i see i wanna wake up,with you all the love inside me has been sleeping, . . waiting for the right one to come ![]() https://www.youtube.com/watch?v=C_JCOiXWvJE i love you ________________(fill in ur name here) ![]() |
otele mgbeke . . . ndia egbuola m oooo . . . , so onweghi onye huru otele n'anya ebe a okay no wahala, otele huru otele n'anya ![]() |
ify no de work. with ![]() |
presido1:onye gara israel n'erughi jerusalem kedu uru obara? |
agaba ga eji ya gworo ogwu ego ![]() agaba na agwo pieces ![]() |
nwanne oleekwanu ebe ihuru aku a ga edota? in the absence of aku, anyi kpawanu onwe anyi obioma with . . . . . . obiya dinma eeeeee . . . . but imana obi ibobabe di nma ![]() ibobae kweta ilu m ehh, mkpam nile agwu one time. no more hypertension, waka, night club bye bye, no more. . . |
i na akpo m onye iberibe? imaghi aham? ehh? presido, olee otu idi? biko kponyenu m ibobabe. obiya dinma eeeeeeeeeee obiya dinma eee ![]() ify agoola agaba, agaba agbachi nkiti maka oji aka oru now |
otele mgbeke obughi gi na faketan na agba mgba abali na threadia kemgbe uwa? faketan obughi ya bu agaba? |
agaba na agwo ''reply and follow'', even sef, anurum na ogwowala read and follow. nke bu o needighi reply to catch the prey. @chi-babe . . . ify, echekwa m na gi na agaba na ayi? gini mere? |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 25 26 27 28 29 30 31 32 33 (of 38 pages)

, onwere onye jidere m final but owughi otele mgbeke central london. nkea wu nke m ji jide onwe m during the summer 

, tufiakwa. otele no go kwench 

